Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,540 members, 7,816,312 topics. Date: Friday, 03 May 2024 at 09:20 AM

Help With Translation In Igbo, Biko ! - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Help With Translation In Igbo, Biko ! (3284 Views)

Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. / Edo State Proverbs In All Dialects With Translation(s) / 'Happy Birthday' In Igbo? (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Help With Translation In Igbo, Biko ! by onyeocha1(f): 12:14pm On Aug 13, 2012
Daalu
Re: Help With Translation In Igbo, Biko ! by onyeocha1(f): 12:15pm On Aug 13, 2012
I meela !!!
Re: Help With Translation In Igbo, Biko ! by ifyalways(f): 2:16pm On Aug 13, 2012
Obi m, na ubochi ndia,i gbanwela nke ukwu nke na o foro ntakiri, a gaghizi m amata gi.a Mara gi dika onye obi oma, onye na e nyere ndi ozo aka na onye nwere obi nmadu. E jim gi ama atu, omume gi na amasi m nke ukwu. Mana ugbu a, o dizi. Ka I bu onye ozo. A maghizi m gi, a ghotazi m gi. Obi m di aro na nwute. O ga a masi m ma i gosi m na i ka huru m n'anya.e cheghi m na o nwere ihe ojo m mere gi, ozo, o nweghi ihe m mere i ga-asi na o bu ya mere i ji eme m otu a.
A gaghi m na-aga n'ihu na-ahu gi n'anya maka na ihu gi n'anya ugbu a na-agbawa m obi.Oge obula di gi nma,gwa m ihe merenu, a nom ebe a I nyere gi aka.nani ihe m puru ime ma i koro m ihe na-esogbu gi bu I nyere gi aka.a nam ekpere gi ekpere ubochi nile.
Nne.
Re: Help With Translation In Igbo, Biko ! by onyeocha1(f): 2:59pm On Aug 13, 2012
Daalu ! Thank you so so much ! That must have been a tough one and alot of work ! Chukwu gozie gi nwanne !
Re: Help With Translation In Igbo, Biko ! by onyeocha1(f): 9:08am On Aug 14, 2012
Your skills are absolutely excellent, I bow ! Could you help me with this as well perhaps?
Re: Help With Translation In Igbo, Biko ! by ifyalways(f): 11:08am On Aug 14, 2012
Ifunanya m,a na m ahutazi uwa a otu o kwesiri ibu,jigide Chineke n'etiti ndu m,mu onwe m na elezikwa anya na ihe nile m na eme.N'ezie a nam echere gi echiche oma,a matana m ugbu a na nani nke a pughi izu.A nam enye ihunanya n'eleghi anya n'azu,a nam atukwasi obi na nmadu ngwa-ngwa na-agbanyeghi ihe ojoo nile ndi nmadu megoro m n'oge gara aga. O ga aburiri onyinye Chineke.N'agbanyeghi ihe nile,a gbasiri mmbo ike na-enwekwa ujo na e nwere m ike izuta ihe ojoo ozo.Ugbu a,a hapula m obi m aka,tinye ya na aka Chukwu,o bughikwa n'aka nmadu n'ihi na o bu nani n'aka Chukwu ka obi m ga-enwe udo na rute mgbe ebighebi a gaghim e zute ihe ojoo.
Dalu maka e nyem aka gi na nkasi obi gi.Ike na ntasi obi gi juru m afo,a na m atu oke iwe gi egwu,obi oma gi masiri m.

Kind of tough oh cheesy
Re: Help With Translation In Igbo, Biko ! by onyeocha1(f): 1:12pm On Aug 14, 2012
Wow lol I too dey impressed ! I meela nwanne m!!! xxxxx

(1) (Reply)

Oduduwa And The Nimrod (lamurudu) Connection. / Why Do Igbos Pronounce English Words Incorrectly?? / Bayajida !?

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 13
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.