Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,008 members, 7,956,733 topics. Date: Monday, 23 September 2024 at 05:41 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Nzuteigbo (042 Zone) (603 Views)
Nzuteigbo (042 Zone) by tochilastborn(m): 10:37am On Sep 26, 2014 |
IGBO KWENU! IGBO KWENU!! IGBO KWEZUENUOO!!! UMU IGBO IBEM EKENE MU UNU OO. Ejim ohere were n'asi ka-anyi mara ibe anyi nke oma,n'ihi na ndi igbo na-atu ilu si na "Nwanne di na Mba" Ihe nke abuo aburu na anyi kwesiri i na eji ogbako a agbasa ezi olu,makana ndi igbo turu ilu si "ibe zie m ako" Ejim obi ocha wee nabata onye obu na NzuteIGBO.Biko na ndi no na ulo akwukwo di elu(UNN,UNEC,ESUT,GO UNI,IMT,OSISATECH,CARITAS,EHA-AMUFU,RENNAISSANCE UNI,D.G.Z),wee rue na ndi nwee obodo (Nsukka,NIKE,AWGU,EZEagu,NKANU NILE,D.G.Z) AHA M BU TOCHI-LASTBORN,ONYE NIKE NKE DI NA OKPURU OCHICHI ENUGU-EAST NDI BE ANYI EKENE M UNU OOO! |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by ideyhere(f): 12:17pm On Sep 26, 2014 |
Anyi ekene kwa gi |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by tochilastborn(m): 1:17pm On Sep 26, 2014 |
ideyhere: Anyi ekene kwa giyou r 4rm o42??. |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by ideyhere(f): 2:02pm On Sep 26, 2014 |
tochilastborn: you r 4rm o42??. Yes...nwa nsukka |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by tochilastborn(m): 3:42pm On Sep 26, 2014 |
ideyhere:waoo...deje,ALAA..U R nabatad..can we talk abt our people and their culture |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by ideyhere(f): 6:11pm On Sep 26, 2014 |
tochilastborn: waoo...deje,ALAA..U R nabatad..can we talk abt our people and their culture Sure |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by tochilastborn(m): 11:03am On Sep 28, 2014 |
ideyhere:lest I forget,what do you think Abt 2015 "anyi ejebe nsukka" |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by ideyhere(f): 3:40pm On Sep 28, 2014 |
[quote author=tochilastborn]lest I forget,what do you think Abt 2015 "anyi ejebe nsukka"[/quote What's that? |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by tochilastborn(m): 9:37pm On Sep 28, 2014 |
[quote author=ideyhere][/quote]NSK will produce Gov'nor nxt yr |
Re: Nzuteigbo (042 Zone) by ideyhere(f): 10:45pm On Sep 28, 2014 |
tochilastborn: NSK will produce Gov'nor nxt yr The ugwuanyi guy right? |
(1) (Reply)
For Old Nairaland Users / Easiest Languages In Nigeria / Chogon Cleaning And Maintenance Services
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 8 |