Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,436 members, 7,815,990 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 10:57 PM

Nchikota Isiokwu N'ime Akwukwo Akuko Uwa (headline News In Igbo Language) - Career - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Career / Nchikota Isiokwu N'ime Akwukwo Akuko Uwa (headline News In Igbo Language) (6668 Views)

Two Nominees For San Under Allegation As Against Their Candidacy|news In Pidgin / MUST READ; Independent 2016 In Igbo-eze South L.G.A. ( Nigeria @56). / Http://barandbenchwatch.com/bar-and-bench-watch-icon-justice-muhammadu-lawal-uwa (2) (3) (4)

(1) (Reply)

Nchikota Isiokwu N'ime Akwukwo Akuko Uwa (headline News In Igbo Language) by Controversialad: 4:20pm On Apr 11, 2016
Ubochi Taa bu Monday 11th April, 2016.
Guo ufodu isi okwu.

VANGUARD

i. Ndi DSS ebola ndi otu Biafra ebubo si na aka ha di n'ime ihe mere ndi eliri na otu ili egwuchaghi ofuma nke achoputara ohuru.

ii. O bukwa asi ka Onye isi ala anyi bu Buhari turu gbanyere ntinye iru uzo Rail nke jikoro Calabar na Lagos onu nime bojeti afo a. Ndi NASS ka achoputara na ha n'atu asi gbasara 2016 bujeti.

iii.Chibok girls: Tunde Bakare etiela oke mkpu si oo, 'Onwekwaghi ihe Goomenti etiti n'eme iji wee gbaputa umuaka ahu'.



iv Izo Ala: Mmadu abuo ka aturu egwu na ha ewerala isi ha wee chuo aja, Otutu ka anapularari ha obodo ha.
v. Mmadu 3,000 buzi ndi n'enweghi ulo nime obodo Otukpo.
vi. Adeosun atinyela atumatu na oru iji mee ka onodu aku na uba obodo anyi gbanwe!

vii.IPOB, Umuokorobia na Agboghobia, na ndi Umu nwanyi atinyela onu si ndi DSS na ebubo ha na-ebo ndi Igbo gbasara ogbugbu ndi
Awusa na obodo ha bu asi asi.

GUARDIAN

i. Umu Okoro na Agbogho ndi Ijaw adoola EFCC aka na nti gbasara atumatu ha n'atu i bia nwuchikoro Jonathan Ebele.

ii. Ndi NationalAssembly ezukola ma tuko isi iji wee chota uzo ha ga eji wee kwusi ndorodoro gbasara Bujeti 2016.

iii.Repoti gosiri na NNPC zoro $4.2b mafoputara na afo 2015.

iv. Otu PDP ka ana-acho otutu mmaduga ekwenyere na atumatu ha okachasi ugbua May 21 n'akpudebe nso.

v.OPC agwala Buhari ka O kwuo okwu gbasara omume nd Fulani na obodo Najiria n'ubochi taa.

vi. Goomenti etiti amalitela oru na-uzo Rail jikoro Abuja na Kaduna.N360m bu ego mmenyere ha weputara maka ndi aga akwatu ulo ma o bu aku ha.

v.Goomenti amalitela ikesa petrolu nye ndi ahia mmanu oku

THIS DAY
i. Goomenti etiti agonariala repoti nke kwuru na ha g'enye $50m iji wee gbaputa umuaka Chibok.

‪ii. #‎PanamaPapers‬: SERAP enyeela CCB nkpuru ubochi iri na ano(14) i ji wee mee nchoputa gbasara ebubo eboro ufodu ndi ama aha ha n'oru oyibo ala Naijiria

iii. Gommenti etiti atohapula 7,000 Tiketi nye ndi puru iche na ihe gbasara nkesa Petrolu n'obodo anyi a.

iv. Ndi ozi si Amerika enyela Naijiria onodu ha ga eji wee malite tinyebe ego n'ahia nime obodo Niajiria ozo.

v.DSS Anwuchikola ndi isi atumatu Bombu aturu na Ulo oruUN nime Abuja

PUNCH

i.SAN ariola ka enye ndi riri ego obodo anyi ma mecha chegharia amnesty.

ii.Oku akpokuru Kachikwu ka okwuri oru bu nke ahutaworo di ka ihe nhieere.
iii. Onye isi Niger Delta youth na akpa nkata ijiri onye Awusa wee mee onye isi CAN.

iv. Onye Ori ejidere wkwuola si na o bu onye uwe oji dunyere ya oru izu ohi

NATION

i. Ndorodoro Bujeti 2016 bu nke kpu oku na onu.
ii. Economy: Dangote akwadola Buhari si na O na-eme ofuma.
iii. Chibok girls: Mba Cameroon atoghapubeghi nwat nwanyi nke ha jidere choro itu bombu na obobdo ha.
iv. MD NDDC kwuru si na NDDC mefuru N9.2b n'iru oru ha roputara nime bujeti na onwa ato.

Dalu Umu oma afo Igbo. Etua ka ozi siri biara anyi na ubochi taa.
Biko kwado asusu Igbo taa. Ekwekwala ka asusu anyi a nwularia anyi.
NDEWO!
Source: http://www.controversialada.com/2016/04/nchikota-isiokwu-nime-akwukwo-akuko-uwa.html
Re: Nchikota Isiokwu N'ime Akwukwo Akuko Uwa (headline News In Igbo Language) by Nobody: 11:17am On Aug 19, 2016
imere nke oma nwanne..

(1) (Reply)

Street Sweepers In Benin Stage Protest Over Non-payment Of 7 Months Salary / NUPENG Begins Strike In Warri / Thread For Mechanical Engineers.

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 10
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.