Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,166,989 members, 7,866,718 topics. Date: Friday, 21 June 2024 at 01:14 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (314) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (475928 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (311) (312) (313) (314) (315) (316) (317) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 10:56pm On Jul 04, 2007
fromuk:

why will she? Good night my brother
bia nna, onye juru gi, onye kporo gi na okwua lol


Romeo, zuzuwa ok, okwa kitchen ka juliet ga anoo, if u are not careful, i gaghi ahu mgbe o tinyere gi poison obu na nri as the story goes

hissssssssses
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:56pm On Jul 04, 2007
Ynot:

Hmmmmmmmmmmm. fromuk, iga agbachi nkiti ebe? onaghi ete aka ihe mmadu agho ihe onye ozo

dat one na mai mai case,
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 10:58pm On Jul 04, 2007
romeo:

uchee please i am apologising on behalf of this forum, monshege insulted you here and i am against it according to igbo tradition umu nwanyi kwesiri i noo na kitchen and not among the elders

E chekwa mu na Monshege bu nwoke   shocked  No wonder, a diro zim surprised. Ohananeze, anyi ga agbahara umu nwanyi ndi no na etiti anyi nihi na ha amaghi ihe ha na ekwu  grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 10:58pm On Jul 04, 2007
Ynot:

Hmmmmmmmmmmm. fromuk, iga agbachi nkiti ebe? onaghi ete aka ihe mmadu agho ihe onye ozo
[/quote ngwugwu ma onye kere ya anyi ma oursef
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 10:59pm On Jul 04, 2007
romeo:

that one na mai mai case,
hahahhahahahaha echere m na o bu akamu case.

fromuk:

lolo nawa days na enwe onye na anoro ya na kitchen, mana lolo anaghi enye nze insult.

Uche i wu onye obodo george bush? biko kowara anyi
from, i juta isi nkita, i jiri agba ya mee gini
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:59pm On Jul 04, 2007
Uche2nna:

E chekwa mu na Monshege bu nwoke shocked No wonder, a diro zim surprised. Ohananeze, anyi ga agbahara umu nwanyi ndi no na etiti anyi nihi na ha amaghi ihe ha na ekwu grin

LMAO
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:00pm On Jul 04, 2007
romeo:

LMAO
ha abiakwa ozo, odinu gini?
aga akpo this thing what
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 11:01pm On Jul 04, 2007
monshege:


i juta isi nkita, i jiri agba ya mee gini

I jiri ya me Opi grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 11:01pm On Jul 04, 2007
Uche2nna:

E chekwa mu na Monshege bu nwoke   shocked  No wonder, a diro zim surprised. Ohananeze, anyi ga agbahara umu nwanyi ndi no na etiti anyi nihi na ha amaghi ihe ha na ekwu  grin
shocked angry
romeo:

LMAO
romero, gi wa ka m ga ejide maka okwu a
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:01pm On Jul 04, 2007
monshege:

treason treason i tell you. hahahahahaha anwugo m ebe a
romero, na anwu cheesy (nnenne m mara m oso)

anwugo m final, lmao
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 11:02pm On Jul 04, 2007
nnenneigbo:

hissssssssses

Akpo kwa na nka gini ?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:04pm On Jul 04, 2007
nnenne baby come on give me that igbotic hiss wink wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 11:04pm On Jul 04, 2007
monshege:

from, i juta isi nkita, i jiri agba ya mee gini
aga m eko we agba somewhere. spy di too much na threadi a, maka nchoro ibu puta ekpo ohanaeze now
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:04pm On Jul 04, 2007
Uche2nna:

Akpo kwa na nka gini ?
Bia uche, gi na Romeo obu ejima, as u two annoy me too much grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:06pm On Jul 04, 2007
come on love, do i annoy you? you never said that to me before, sad sad sad now i am very sad
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 11:07pm On Jul 04, 2007
nnenneigbo:

Bia uche, gi na Romeo obu ejima, as u two annoy me too much grin grin

So my mum nwere ike ikowa nke ahu  lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:07pm On Jul 04, 2007
too many annoying people noo na threadia, o di ka, ana azuziri all u igbo people o tu e si eme the thing
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 11:08pm On Jul 04, 2007
fromuk:

aga m eko we agba somewhere. spy di too much na threadi a, maka nchoro ibu puta ekpo ohanaeze now
nna a o bughi na ikwuru. buputa buputa. lekwa nke romero na uchenna i gba m mgba okpuru ebe a. unu were luck owen anaoghi ebe a, o ka egosi unu ihe eji nti oke eme cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:08pm On Jul 04, 2007
romeo na uche, unu wepu aka ewe na ofe
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 11:09pm On Jul 04, 2007
onye atu kwala egwu

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:09pm On Jul 04, 2007
monshege:

nna a o bughi na ikwuru. buputa buputa. lekwa nke romero na uchenna i gba m mgba okpuru ebe a. unu were luck owen anaoghi ebe a, o ka egosi unu ihe eji nti oke eme cheesy
bia, monshe kowra m ya please, i've always wondered ihe eji nti oke eme?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 11:10pm On Jul 04, 2007
oputa go
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:11pm On Jul 04, 2007
From, odi gini, ana ekwu nke i mere, i na eme ozo. please just remove that nonsese i postiri ebea ahu. mere owen gi ebere
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 11:11pm On Jul 04, 2007
fromuk:

oputa go
gini aputago
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:12pm On Jul 04, 2007
nnenneigbo:

romeo na uche, unu wepu aka ewe na ofe

mbaaaaa alikiri m ka aka gi noro n'ime ofe


monshege:

nna a o bughi na ikwuru. buputa buputa. lekwa nke romero na uchenna i gba m mgba okpuru ebe a. unu were luck owen anaoghi ebe a, o ka egosi unu ihe eji nti oke eme cheesy

owen a na egosi m ihe, o bu charly nwaegosi?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 11:12pm On Jul 04, 2007
nnenneigbo:

bia, monshe kowra m ya please, i've always wondered ihe eji nti oke eme?
radio m anaghi ekwu okwu ugboro abuo and o dighi mma ma m gwachaa gi, nwanne gi nwoke bu ikomi bata o sikwa m kowa ya, so hapu nke ahu ubochi unu abuo ga ezuko ka m kowaa cha ya cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 11:12pm On Jul 04, 2007
nnenneigbo:

i've always wondered ihe eji nti oke eme?
nti oke, ngbe ana alu agha biafra anyi riri nti oke now
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 11:13pm On Jul 04, 2007
romeo:

mbaaaaa alikiri m ka aka gi noro n'ime ofe


owen a na egosi m ihe, o bu charly nwaegosi?



hahahah ana amacha
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 11:13pm On Jul 04, 2007
Last time I checked , soso ndi mmadu no na ebe a . Amara zi kwa m ebe okwu enwe na aka ya si bata na okwu a. grin

Monshege, nwoke ana agba nwanyi ngba okpuru , gini ka ocho aga ebeaghu  cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:15pm On Jul 04, 2007
Uche2nna:


Monshege, nwoke ana agba nwanyi ngba okpuru , gini ka ocho aga ebeaghu cheesy

now this is good hahahahahahah
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 11:16pm On Jul 04, 2007
romeo na uche kedu ihe nnenne mere unu, soso ofu nwanyi ka no here onu ana acho ya okwu, nwoke na nwanyi anaghi kwa ase okwu na ala igbo biko nu. hapu nu ya aka.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 11:16pm On Jul 04, 2007
Uche2nna:

Last time I checked , soso ndi mmadu no na ebe a . Amara zi kwa m ebe okwu enwe na aka ya si bata na okwu a. grin

Monshege, nwoke ana agba nwanyi ngba okpuru , gini ka ocho aga ebeaghu cheesy
hahaha you think you got jokes huh, hahahaha good one

romeo:

now this is good hahahahahahah
hahaha i thot so too

(1) (2) (3) ... (311) (312) (313) (314) (315) (316) (317) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 36
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.