Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,166,011 members, 7,863,670 topics. Date: Monday, 17 June 2024 at 11:01 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (379) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (475592 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (376) (377) (378) (379) (380) (381) (382) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 1:29pm On Sep 18, 2007
Ndi Igbo ga-adi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 6:15pm On Sep 18, 2007
faketan lee ihe gi na tosh mere na threadia. onye obula n'agbazi oso from here, maka onweghi onye choro i bute poison gi na tosh n'efe na threadia.

a mustiri m i reportu unu n'aka presido k'omara ihe aga eme unu abuo. lee nno threadi bu the hottest na nairaland, ugbua o buzi desert angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 7:33pm On Sep 18, 2007
Dafur, aka m dikwa ocha. Ihulanu mgbe m kwuru okwu ife ogwu?

O kwa Tosh, Juokwa Tosh
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:34pm On Sep 18, 2007
the problem with the thread is lack of good jokes grin grin, lack of good quality mills and boon, lack of ROMEO, and lack of ikomism and blue-sky cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:59pm On Sep 18, 2007
bia, darfur na faketan, onye obula ji aha m ako akuko n'enwghi isi na odu, aga m egbere ya ogwu oke o. hoha. nsogbu di na threadia adila too much, mmadu enweghi ike chuo nwanyi n'udo. gini di ihe a sef?

inshort, aga emeci threadia. mepee ozo, ebe umu guys ga achu pieces otu omasiri ha cheesy simple

@romeo
long time no hear. olee kwanu. umuigbo kedunu ka unu di o. udo diri igbo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:23am On Sep 19, 2007
@romeo. . .mills and boons kedu aha Igbo ya? Ngwanu ezi nnam agaghi echi ihe osoro onye obuna ya kwuo. Ma ndi ji Ogwu oke ma o bu ogwu ihe obula. E jikwa m unu ofo. Tosh jisie ike.

I mepee thread ahu Ikpoo m. A ga m aza gi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:40am On Sep 19, 2007
nsogbu adighi, fake, anyi ga eme relocate soon. ga choo ebe anyi ga achuzi nke bu final cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:54pm On Sep 19, 2007
Tosh Tosh, I bu onye nke m. Ma i gahi ejikwa ogwu oke bia ebe ahu. promise
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:03pm On Sep 19, 2007
i promise. instead a ga m eji amusu wee bia
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 1:19pm On Sep 19, 2007
Rofl, oleekwanu nke ka ibe ya mma Tosh? Amosu na ogwu oke ha ncha wu winch(witch).

O du eshi di ya. Buru bia.
Jekwa kpotaram nnenne. nnenne na-abia ebea oge niile ma o na-ghi acho ikele anyi. Nnenne o nwere ebe m mejoro bike gbaghara I nugo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by osisi5: 11:43pm On Sep 19, 2007
o eziokwu biko kedu nu nnenneIgbo.
I hope na Romeo a confuse be ghi the girl,nye ya nwa bom boi lipsrsealed
Chukwu biko che be nnenne.
wepuru ya ihe ojoo n'ile Amen.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:55pm On Sep 19, 2007
Ndi be anyi muonu, zuonu.

Inye bom boi abughi ihe ojoo.
Ihe bu ihe ojoo bu inye nwanyi onye ozo bom boi

Nwa bu nwa ma ha kwe kwa. Osisi okenekwa. . . Igwakwala Ikomium na m kener gi. Achoghi m nsogbu ya ooooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by osisi5: 12:01am On Sep 20, 2007
ikomi gba kwaa oku lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:02am On Sep 20, 2007
hehe. . .Oreti(all right) o di mma. Ka m werenu ujo kwere.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:07am On Sep 20, 2007
so ndia mechara kporo nnenne disappear. . . . . . undecided . . . . . . . hmmmn. agakwa m egbu mmadu ebea ma ihe ojoo obula mee nnenne m o o angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:30am On Sep 20, 2007
+osisi:

o eziokwu biko kedu nu nnenneIgbo.
I hope na Romeo a confuse be ghi the girl,nye ya nwa bom boi lipsrsealed
Chukwu biko che be nnenne.
wepuru ya ihe ojoo n'ile Amen.

bia -OSISI kedu ihe m mere gi? i kporo m ihe ojo nile cry cry cry, kpom confusion, kpo kwa m toshmann (ochu nwanyi), ebenebe egbuo grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 1:40pm On Sep 20, 2007
Romeo. . . O gi na Tosh bu egwu eji.

Wetuooooooooooooo!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:39pm On Sep 20, 2007
romeo:

bia -OSISI kedu ihe m mere gi? i kporo m ihe ojo nile cry cry cry, kpom confusion, kpo kwa m toshmann (ochu nwanyi), ebenebe egbuo grin grin

bia, romanus (romeo), o gini ka nke a mean-iri? angry so ochu nwanyi buzi another name for toshmann angry romanus, a ga m ata gi aru n'akpamu very soon angry

ochongonoko angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by osisi5: 6:30pm On Sep 20, 2007
tufiakwa Toshmann.
ichoro itapia jewels ya
mba kwa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by osisi5: 6:31pm On Sep 20, 2007
Nnenne biko where art thou ?
Romeo produce o the girl immediately tupu ma gwa ndi bakassi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 6:46pm On Sep 20, 2007
toshmann:

bia, romanus (romeo), o gini ka nke a mean-iri? angry so ochu nwanyi buzi another name for toshmann angry romanus, a ga m ata gi aru n'akpamu very soon angry

ochongonoko angry
Tosh I mere m chipu ochi ndi mmadu bidoro lewe ma m na -ayi ala.
Unu di egwu.

mmammanuooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:08pm On Sep 20, 2007
toshmann:

bia, romanus (romeo), o gini ka nke a mean-iri? angry so ochu nwanyi buzi another name for toshmann angry romanus, a ga m ata gi aru n'akpamu very soon angry

ochongonoko angry

hahahahaha ichie umunwanyi biko hapuru m akpa amu m!! chei o buru na ichoro iri akwa okuku imee ka anyi mata na oge instead of itapia akpa amu m shocked shocked shocked

+osisi:

Nnenne biko where art thou ?
Romeo produce o the girl immediately tupu ma gwa ndi bakassi

-osisi, i na akporo m ndi bakassi iche na m bu onye agba enu? bakassi adighi na enugu!!
Yes nnenne where art thou?¿ hahahahah wetin concern me for Dis one now
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:36pm On Sep 20, 2007
romeo:

Yes nnenne where art thou?¿ hahahahah wetin concern me for Dis one now
In the house watching TV.
ndigbo hi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:47pm On Sep 20, 2007
Romeo, i bu onye agba ani . . . .

Hahaha. . . enwere m excess akwa. . . I will volunteer some
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:49pm On Sep 20, 2007
presido1:

In the house watching TV.
ndigbo hi

when did you become Nnenne? wonders shall never end in this thread!! grin grin

@faketan
a bu m onye Enugu-Ngwo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:51pm On Sep 20, 2007
Aku m ekwete. O di mma
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:54pm On Sep 20, 2007
odukwa oyi n'ikwete kwe grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:57pm On Sep 20, 2007
hehehehe. A bu m onye wawa Abakaliki . .
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by osisi5: 12:38am On Sep 21, 2007
faketan:

hehehehe. A bu m onye wawa Abakaliki . .

I almost married onye abakaliki
but he didn't have enough money lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 12:45am On Sep 21, 2007
LMAO



I actually thot U loved PapaOsisi lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by osisi5: 12:48am On Sep 21, 2007
e he now!
papaosisi is not from Abakaliki.
He was the chosen one
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by henry007(m): 12:50am On Sep 21, 2007
all da omo igbos in da house i hail una oh

(1) (2) (3) ... (376) (377) (378) (379) (380) (381) (382) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 22
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.