Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,160,344 members, 7,843,017 topics. Date: Tuesday, 28 May 2024 at 04:51 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (394) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (473293 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (391) (392) (393) (394) (395) (396) (397) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:04pm On Oct 14, 2007
faketan:

dafur onye ntisa. Ikwugidele tisa nke ozo, ibiakwala itisa nkea. Onye anya ukwu. I ga-ebi nala biri n'elu.
Chei darfu odikwaghi mma ooo.
mana nke ozo onwe kwere aha?
Fake ji si ike ooh. what God has joined togather!!!!! darfur na agba ngba na efu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:01pm On Oct 14, 2007
hmmmmn hmmmmn unu gwakwa Darfur nwoke sudan ya hapu ga m aka.kini ka o mere mean sef?o dighi ihe ga-eme,infact o dighi ihe meganu.o chefulola n'akajara m akaja.amusie faketan ike.o dighi echi,i nula.ochi e,awara ya gota.
nnenneigbo,a ghotaghi m way gi.i choziri i nwa nwanne gi nwanyi?
presido ole ihe i choro i mata?i juta isi nkita i were agba ya mee gini??onye ajuju ugbu a n'efu kwa uzo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:33pm On Oct 14, 2007
ifyalways:

hmmmmn hmmmmn unu gwakwa Darfur nwoke sudan ya hapu ga m aka.kini ka o mere mean sef?o dighi ihe ga-eme,infact o dighi ihe meganu.o chefulola n'akajara m akaja.amusie faketan ike.o dighi echi,i nula.ochi e,awara ya gota.
nnenneigbo,a ghotaghi m way gi.i choziri i nwa nwanne gi nwanyi?
presido ole ihe i choro i mata?i juta isi nkita i were agba ya mee gini??onye ajuju ugbu a n'efu kwa uzo.
adighi m sure na iwu nwanyi. bia kwanu lee fake awu kwala gay. isi na iwu nwanyi gosie anyi ebe ahu fake na aru gi aka.
aru emee.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:49pm On Oct 14, 2007
presido  o dika iba a biala gi.ndi nwe gi biakwa kporo gi gawa ulo ogwu.i nwuru rumi choro i mata nga faketan n'akpa m aka?onye aruru ala.i kwubeghi ihe guga gi?ugbu a ka i kwuru nke bu ezi okwu, asi na o bu ahia onye mara anya ha ka o na-ama mgbe o ji azu.eheeeeeeee,ugbu a i gwala anyi si n'ihu nwoke nwanyi.
shocked shocked shocked
otu ocha.ala owerri leeeeeeeeeeeeeeeeeeeee.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 10:55pm On Oct 14, 2007
presido1:

adighi m sure na iwu nwanyi. bia kwanu lee fake awu kwala gay isi na iwu nwanyi gosie anyi ebe ahu fake na aru gi aka,
aru emee.

chineke m eeeeeeeeeeeee shocked shocked shocked shocked shocked!!!!!!!!!!!!!!! faketan EBUTELE nwoke ibe y eee grin grin grin grin grin grin

unu hul ihe ochuu n'ebute grin grin grin grin grin

HEHEHEHEEEEEEEEEEEEEEEEE
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:03pm On Oct 14, 2007
ndi ntisa a biala na udi ozo.o gahi erere unu niile.o ,o a chuwa unu n'aka nri,unu a ga n'aka ekpe.anyi a marala unu niille.
ekwensu o dighi ihe i puru ime,aka faketan ejidesila m ike aka faketan
darfur,presido ada wo ify na faketan e kuzoro wo.
mmeri bu nke anyi,faketan na ify
umu chineke eh,tooooooooooooooooooooooooooooonu jah
jahovah bu eze.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:14pm On Oct 14, 2007
umu ibe ji ejiela.ma lakpuo.lakwuru onye oma m faketan.ka izu uka ohuru a wetara anyi niile ogologo ndu na oganiru.
ka chi foo nu
ndi asiri na ntiza,chegharia nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:22pm On Oct 14, 2007
Ify mooooooooooooooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:26pm On Oct 14, 2007
Bata ka anyi laru ura. Chi ejigo. I ma udi efe i na-eyi obi ana aso m ify ify. . . oburozi paulina paulina
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:33pm On Oct 14, 2007
Dafur ihe di mma gi ikwuo, nke a ahu gbasara gi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 3:37am On Oct 15, 2007
@ nne

Is dis not the same nneneiigbio undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:30pm On Oct 15, 2007
Uche2nna:

@ nne

Is this not the same nneneiigbio undecided

for where? we have faketan, fakennenne, fakeikomi, fakemonshege and even fakeuche2nna grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:45pm On Oct 15, 2007
Romeo o di ka i bu onye nuru ihe? I nuru ogogoro n'ehihie a?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 1:28pm On Oct 15, 2007
faketan:

Romeo o di ka i bu onye nuru ihe? I nuru ogogoro n'ehihie a?

Nna adighi anu ihe cha cha!!! bia nwoke m ogogoro a bu nwanyi a na anu anu? grin grin grin grin

but añuru m ogogoro wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 2:09pm On Oct 15, 2007
Cherekwa tupu i deziwara m. a mara n'ighotara ihe m dere.

O bu n'imaghi na 'i' di na nwanyi nwere kpom n'ala ya. ma ihe ndi ozo. . . ebe ikwesiri i tinye rikom elu na akara uda olu.

O buru n'ibu onye nuru ihe, nuru gawa.

I nugo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:43pm On Oct 15, 2007
nna m ole etu i merenna abali a gara aga di egwu,chai:aka nri,aka ekpe,etiti ,ebe nile ebe niile. kissobi m i gbuola m.ihe ahu i zitere m,e mela m ya .o kwa i ghotara??a choghi m ikpo okwu aha.
Romeo onye anuru,nuru gawa.etu mgbe i ga a nwu nke ejiri ogwu oke gwe.
Darfur nwoke sudan,olee nke mega nu??onwela agadu i jidere n'oru?
Presido,onye si na ihe oma adighi nma,ole ihe ga-eme ya?
Nnenneigbo,o nani m ka i hapugara umu nwoke niile no na threadia?
Toshman ole ihe chuga gi?
Faketan obi m,biko bia bie oma,onwe gi ihe onu ndi iro ga-eme anyi. kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 3:29pm On Oct 15, 2007
ifyalways:

Presido,onye si na ihe oma adighi nma,ole ihe ga-eme ya?
amakwa m ihe ga eme ya.
obu na fake gi agwaghi gi na ibu nwanyi nke aboo ya. chei fake aghoriala gi oo.
sorry fake ma asi na ana m elik secriti gi.
biko gwanu anyi abe fake na aru gi aka na abali na ato gi ga mmanu bee.
but obi m na agwa mu na ibu nwoke.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:38pm On Oct 15, 2007
presido1:

amakwa m ihe ga eme ya.
obu na fake gi agwaghi gi na ibu nwanyi nke aboo ya. chei fake aghoriala gi oo.
sorry fake ma asi na ana m elik secriti gi.
biko gwanu anyi abe fake na aru gi aka na abali na ato gi ga mmanu bee.
but obi m na agwa mu na ibu nwoke.
asiri guwa nwata,o tewe uri onu mana o guwa agadi dika presido o chowa ihe ebe ihe na adighi.
presido gini ka i jiri foro ntutu taa na i mata nga Faketan na akpa m aka?o gbasara gi?o masi ya, o kpa m aka n'afo,n'obi ma obu na ??ole nke gbasara gi.agadi ekwe nka !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 3:50pm On Oct 15, 2007
ifyalways:

o masi ya, o kpa m aka n'afo,n'obi ma obu na ??ole nke gbasara gi.
ma obu kwa ebe isi anyi mamiri chei!!! grin grin grin
Ify ihe nka asogbo gi. fake chetakwa na space adighi zi na NHS ooh.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:57pm On Oct 15, 2007
presido lekwa aha otutu gi:
EZE ASIRI NKE MBU.
O KACHA MARA.
ONYE NTISA.
NYOKO METER.
ya gaziere gi.
wepu ga anya na okwu mu na faketan !if not,if not, ihe ga-eme ugbu a.a dighim sure na amuola gi mgbe a nuru aha Biafra.i choro ihu Biafra part 2
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:00pm On Oct 15, 2007
chei odika nkpuru aka fake toro ogologo. ona eru every corner?lol grin grin
ify na u biko.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:04pm On Oct 15, 2007
O leekwaa ihe gbasara udele na baba. Kedu gbasara m na NHS. Mu na ify m kwu gidigbam. Ujo adighi, onye ahu di mma adighi acho dokita. Amara ify m ify m makwara m.

I choro imata ebe m na-akpatu ya aka?  O dikwanu ka ibu okenye na-acho okwu ee? O dimma Ijuo i zaa. Ebe osi anyi mamiri? (urethral opening) O ebe ahu ka i na akpatu nke gi? Ebe ahu awughi ya. I kpatu nwanyi aka ebe ahu i bunye ya oya maka na aka gi adighi ocha. Biko kwusi ya na odighi mma. Ebe nwantyi si anyu amiri pekwuru mpe nke ukwu. O nwere ebe ozo I choro ikpo aha pres, onye isiala. Kpoo ya na onweghi nti nuru kpochie.

Kpoo okwu afa ma o bu i kpuchite onu. hapu mu na Ify m ka anyi na-enwe anuri nihi na o si na chi. . . . cheesy cheesy cheesy

Ify m. . aha ndi kwesiri Presido.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:05pm On Oct 15, 2007
Presido . . . . . .hapu anyi ooooooooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:09pm On Oct 15, 2007
presido1:

chei odika nkpuru aka fake toro ogologo. ona eru every corner?lol grin grin
ify na u biko.
aka ngozi,ehhhhhhe aka ngozi ewo aka ngozi ya ka m nwetara.eeeeeeeeeeeye oh o juuko i juru ka m zaa.i jugbuol m presido.eze asiri hapu m aka biko.ebe i choro i mata,YES aka faketan di uto.o na ato ka sugggggggggggggggggggggggggggggggar
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:12pm On Oct 15, 2007
faketan:

Presido . . . . . .hapu anyi ooooooooooo
obu ngi nwe aka a. onye asi jide nke oji nke oji amaka, fake na ify nke ya jide nu nke unu ji.
mana were kwa ya nwayo aringi ime ruo ya ahu. am talking from experience lol.
ifyalways:

aka ngozi,ehhhhhhe aka ngozi ewo aka ngozi ya ka m nwetara.eeeeeeeeeeeye oh o juuko i juru ka m zaa.i jugbuol m presido.eze asiri hapu m aka biko.ebe i choro i mata,YES aka faketan di uto.o na ato ka sugggggggggggggggggggggggggggggggar
chei i short fake ji bamijoko jide nwa. which means na aka fake bu suga cane.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:37pm On Oct 15, 2007
aka presido na adu ogwu na afu ka ose. tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 4:43pm On Oct 15, 2007
so presido akpatu go gi aka b4? chei presido bu kwa ojezulu obodo.
Bia na pres ewepu go ihe ahu na adu ogwu na aka ya tinye ya nke na ato ka suga.
another trial will convince you okwa ya.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:52pm On Oct 15, 2007
he ify mo, Achoro massage. Ahy na-egbu m mgbu ugbua

Biko onye di m n'obi. bia metu m aka.
Ka ahu di m mma
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:52pm On Oct 15, 2007
chineke ekwela ihe ojoo !presido bufu asu.ekwukwala ya ozo.ole nga i no kpatu m aka?na nro ka o bu ebe?oge eruola mgbe a ga a choro gi dogoyaro kara aka i ga-anwu maka na iba gi a biala nke ojoo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:01pm On Oct 15, 2007
obi m .iji nwayo ekwu ha?ngwa biko bia dinara n'obi m.eyeeeeeeeee dobe isi gi na obi ma o bu na ebe o bula masiri gi.ihe m bu nke gi,onye oma m.were m mee ihe masiri gi faketan
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:04pm On Oct 15, 2007
Ewo love a gbawala m isi. nani okwu ikwuru emeela ka ahu siwe m ike. Ya foduzi mgbe i bisara m aka.

Ify m. A ga-am ebu uzo dobe ya n'obi gi tupu m jewe ebe ozo.

ngwa bido m aka n'azu, bido ebe ahu inu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 5:07pm On Oct 15, 2007
ifyalways:

chineke ekwela ihe ojoo !presido bufu asu.ekwukwala ya ozo.ole nga i no kpatu m aka?na nro ka o bu ebe?oge eruola mgbe a ga a choro gi dogoyaro kara aka i ga-anwu maka na iba gi a biala nke ojoo.
okwa gi si na aka mu na adu ogwu, ka ina eme imagine, asi na i na eme ya imagine ok try ya num mana asi na owugi imagine ka i na eme try ya num ozo.

fake si na ahu na egbu ya ngbu, odika obu onye brick leya. ga massagia ya ka onwe ike ruo gi aka dey normal way.

(1) (2) (3) ... (391) (392) (393) (394) (395) (396) (397) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 55
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.