Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,774 members, 7,817,165 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 07:36 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (432) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (470325 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (429) (430) (431) (432) (433) (434) (435) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uzzyan: 10:18pm On Jan 12, 2008
O dikwa egwu o. O sikwanu na i mere ya gini?
A di m mma, m na akwado maka i laghachi ulo akwukwo.
O mechanu aguo na -agu m ebe a m no.

Di be anyi ekele m unu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:29pm On Jan 12, 2008
Aguu na-agukwuozi munwa. Zitere m ihe I na-eri.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uzzyan: 12:44am On Jan 13, 2008
Ugbua ka m richara ya o. Ndo o ewena na iwe
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 2:27pm On Jan 13, 2008
Uzzyan:

O dikwa egwu o. O sikwanu na i mere ya gini?
A di m mma, m na akwado maka i laghachi ulo akwukwo.
O mechanu aguo na -agu m ebe a m no.

Di be anyi ekele m unu.

Nne onweghi onye na emetu ya aka n'oge oyi di nnukwu
Kedu ebe i na agu akwukwo ?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:52pm On Jan 13, 2008
umu igbo gudevening.
happy sunday all
izu oka ohuru oma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:40pm On Jan 13, 2008
ify i gara uka? agara m churchi taa. infact, a di m very holy now. abiakwala m nso maka a di m holy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:50pm On Jan 13, 2008
tosh a gaghim uka tata.ahu adighi m
gini ka e kwuru na ulo uka taa?
oya gwam ebe a guru na akwukwo nso.
gini ka i mutara na choochi taa?
i nyekwara onyinye ka i ji ego onyinye gi zuru C*****M?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:57pm On Jan 13, 2008
ihe e preachiri . . . . undecided . . .
onyinye . . . . undecided
ihe m mutara . . . . . . i'm wonderfully made cheesy . . . in God's image cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:02pm On Jan 13, 2008
ok.me too am wonderfully made.
mana o na i chetaghi o bunadi ebe a guru na akwukwo nso?
anyway the fact alone that you went to church gladdens my heart.
jisie ike na ekpere na okwukwe broda tosh,ka onye nwe anyi gba gi ume.
anyi ike a togbola na ukwu osisi. cheesy

ule gi kwanu?jisie ike too.
o ga adi nma .
brooooooooooooooooooooda toshieeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
hope it wud be permanent. cheesy grin cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:22pm On Jan 13, 2008
ule m ga abido echi . . . agugidela m akwukwo taa, si ka m kooluo off na nairalandi
ebe aguru na akwukwo nso bu ephesians 2 vs I0, asi na anyi bu ihe chukwu ga eji aru oru
ekpere m ekpere di egwu taa cheesy inshort, adim highly chineked now cool
pastor sikwa na ayi di wonderfully made(tosh nwa mama cheesy)
mgbe m ji bia, enyesiala onyinye grin grin
eji m ego onyinye m gote chocolate grin grin grin

jisike, ka continue akwukwo m na agu
kelere m fake cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:25pm On Jan 13, 2008
abum bro tosh cool the holy man
it shall be permanent
it shall be permanent
what the lord has done for meeeee
it shall be permanent



gwa fake na ofo la ya o, abu m new improved tosh cheesy with 200g extra vitality
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:31pm On Jan 13, 2008
oooooh bro tosssssssssssssssssh am so happy for you.
infact i greet you with a holy kiss dika akwukwo siri kwuo. kiss kiss kiss
yes,ya diri gi ka i siri kwuo.permanent repentance,no more city center. wink

i love you with the love of the lord
i love you with the love of the lord
i can see all over you
the glory of the lord
toshieeeeeeeeeeeeeeeeeee i love you with the love of the lord !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:44pm On Jan 13, 2008
Fakyoooooooooooh biakwa lee ebe toshnwanyi ji born again moves na anara gi ihe gi.
Ify isi ahu adighi gi? chei sorry i'nu. Oburu ahu mgbu ga swallow panadol, oburu kwanu isi owuwa i think paracetamol ga adi ok.
Romeo ahuru m aka oru gi jisi ike na oru maka onye oru nwere ugwo oru ya.
Umuigbo ndewo nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:06pm On Jan 13, 2008
ifyalways:

i love you with the love of the lord
i love you with the love of the lord
i can see all over you
the glory of the lorda handsome guy i love
toshieeeeeeeeeeeeeeeeeee i love you with the love of the lord !


he he he he heeeeeeeeeeee. . . . cheesy cheesy
o setiala o o o o cheesy cheesy

happy new yr grin grin ife adigo nma cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 11:40pm On Jan 13, 2008
Unu si gini? Love ka o bu rove. Ooo ihe mere m iji na-alotaghi nabali na gi na Tosh no.
Alright O di mma

Love of God n'ebe tosh no maka na ohuru Ify. Aww. Ihe nwanyi na-eme nwoke.

Toshnwanyi 200g extra vitality?

Kedu ihe iji kagbuo the love of God Ify m tinyere na egwu O guru gi.

Toshi enyi m na gi erughi ebe ify no Inugo lover boy as Toshnwanyi.
Mkpobiri afa toshmann bu Tosh ma ikpokwa Toshmann, kpoo toshnwanyi, o buru ndakaorita udaume. onweghi ihe di iche.

Ma ikporo toshmann ma o bu toshnwanyi, ha ncha bu ofu.

Anu a na agba egbe O na-acho condom
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uzzyan: 12:04am On Jan 14, 2008
O hoooo tosh o etu o si me.
Faky e wee jiri wayooo nwere na ekwu.
Ahu adighi so m ga hospital kitaa jee gbaaa ogwu.
Ula nwere ike iburu kitaa.
Asi m ka m bia kele kwaaa unu.
Kpe ere nu m ekpere ka ahu di m mma biko.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:14am On Jan 14, 2008
Uzzyan:

O hoooo tosh o etu o si me.
Faky e wee jiri wayooo nwere na ekwu.
Ahu adighi so m ga hospital kitaa jee gbaaa ogwu.
Ula nwere ike iburu kitaa.
Asi m ka m bia kele kwaaa unu.
Kpe ere nu m ekpere ka ahu di m mma biko.

Uzzy

Kpele oo. Ayakwana. O ga-adi gi mma n'aha Jisos.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uzzyan: 2:23am On Jan 14, 2008
Thank u
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 12:42pm On Jan 14, 2008
kedu kwa nu ify m?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 1:09pm On Jan 14, 2008
toshmann:

abum bro tosh cool the holy man
it shall be permanent
it shall be permanent
what the lord has done for meeeee
it shall be permanent


gwa fake na ofo la ya o, abu m new improved tosh cheesy with 200g extra vitality


Who says miracles dont happen? grin

So Tosh wat would I do with those 2 boxes of condoms you asked me to buy? I hope u dont intend to waste my time and money. grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uzzyan: 3:32pm On Jan 14, 2008
Suo nu igbo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:43pm On Jan 14, 2008
Ikomi:

Who says miracles don't happen? grin

So Tosh what would I do with those 2 boxes of condoms you asked me to buy? I hope u don't intend to waste my time and money. grin

ikomi, ikomi, ikomi akporo m gi ugboro ole? ato
a si m gi gote 3 boxes. kedukwanu nke bu 2 boxes. ok, i use-uru one box akwaya grin
nwanne biko weterem condom m, imaghi na ana enye ceaser nke bu nke ceaser, nyekwa toshmann nke bu nke toshmann.
biko nye m ihe m tupu nairaland anu olu mu na gi angry

miracle . . . mirage
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 3:54pm On Jan 14, 2008
Toshmann! Toshmann!! Toshmann!!! i he na ato uto na egbu kwa egbu.
Jiri kwe ya nwayo.
Okwa i huru ka ona egbu ifyfaky now? obu over do lol
Anyway dee kwa will gi b4 ya eme. grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:03pm On Jan 14, 2008
presido1:

Toshmann! Toshmann!! Toshmann!!! i he na ato uto na egbu kwa egbu.
Jiri kwe ya nwayo.
Okwa i huru ka ona egbu ifyfaky now? obu over do lol
Anyway dee kwa will gi before ya eme. grin grin grin

Nwanna kedu ihe na-egbu ifyfake? Eee, okwa ichogo iku asiri presido. Ngwa kwuo nu ya ka anyi mara.

toshmann:

ikomi, ikomi, ikomi akporo m gi ugboro ole? ato
a si m gi gote 3 boxes. kedukwanu nke bu 2 boxes. ok, i use-uru one box akwaya grin
nwanne biko weterem condom m, imaghi na ana enye ceaser nke bu nke ceaser, nyekwa toshmann nke bu nke toshmann.
biko nye m ihe m tupu nairaland anu olu mu na gi angry

miracle . . . mirage

Tosh u are better of a comedian. Ka m kwuo eziokwu, enwere ike Tosh emetubee nwanyi aka eri otu afo. Tosh kwuo eziokwu. A na m enyozi gi enyo na-agbanyeghi na I bu onye nke m.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:30pm On Jan 14, 2008
faketan:


Tosh u are better of a comedian. Ka m kwuo eziokwu, enwere ike Tosh emetrubee nwanyi aka eri otu afo. Tosh kwuo eziokwu. A na m enyozi gi enyo na-agbanyeghi na I bu onye nke m.


very very very possible grin grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:54pm On Jan 14, 2008
Tosh okwa ya nu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:37pm On Jan 14, 2008
happy happy birthday uncle ikomi
may the good lord bless you and gozie gi
i ga adi ndu,nwere hu umu umu gi
happy birthday my sweeeeeeeeeeeeet uncle kiss kiss



fromuk a hotaghim your igbo.i si ify gi ka o bu gini?kowachiate
papa pres,ole mgbe i ga a hapu i tinye anya gi na ite ofe onye ozo?hapu m aka ooooo sad
broda tosh,ole otu i mere?i ga abiakwa bible study taa?o ga ebido by 8:30 pm.
GC,uzzyan,Nwando,nnenne,chanty,fesse baby kiss kiss kiss e kele m.ya gazie !
ozioma tv ya gazie.
cecergorz whats gwan?st charles for live !

faky kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss no shaking !
ohaneze gudevening
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 7:48pm On Jan 14, 2008
Ify-nwa! watz up?!!

Iko mmiri, taa wu baiday gi eh? well happy birthday!

i hope unu niile mega ofuma, especially n'afor a wu 2008.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:09pm On Jan 14, 2008
GC baby anya m jiri hu gi taa a kpokwala m.
ugo nwa,asa baby,hapi afo ohuru.o digo nma already.
kedu maka ndi a ? wink

tonton ikomi happy happy birthday
hehe,haha,happppppppy
birthday and afo ohuru.
hip,hip,hip,waissst hurrrrrrrrrrrrray kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:14pm On Jan 14, 2008
ify, agaghi m abia bible class taa. elechara m ule and ike gwuru m. kelee pastor, si ya kpetere m ekpere.
ka hie ura. another ule di echi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:41pm On Jan 14, 2008
asi eziokwu na agba agba na nti mana ko osi na adi aga m na ekwu eziokwu.
Ify odika fromuk choro gi by all means lol
anyway ikomi asi tata wu birthday gi? onu odikwa sure na ikomi mma esi amuru ya. Am sure he know its on nkwo market day but date is yet to be confirmed by the eliza nurse that took the delivary.
Tosh were ya nwayoo, okwa ihu go ka fake na lipsrsealed siri mellow down.
Igbo ekele mu onu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:48pm On Jan 14, 2008
umu igbo biakwanu ooooooh
fake e kpochibidele m uzo cry cry cry
iwe choochi mu na tosh na aga abiala ya, cry cry cry
faky nke m oooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooh
ngwa buko, a gaghim aga choochi tosh ozo
ikpere m di na ala buko,gbahara ma meghere m uzo buko.
ifylayeeeeeeeeeeeeeeer,fakyyyyyyy,hmmmmn oma eme m d thing,dimkpa all round,buko nu oooooh kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss

bia bia tosh,i gawa agawa,lawa alawa,a kpotakwana m aha buko.
gbara ogwu gi nuo,ndi o chiputa mmadu ukwu na ezi.
faky bukonu ooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooonu cry cry cry cry

(1) (2) (3) ... (429) (430) (431) (432) (433) (434) (435) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 45
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.