Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,755 members, 7,824,167 topics. Date: Saturday, 11 May 2024 at 02:04 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (576) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (471489 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (573) (574) (575) (576) (577) (578) (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by osisi2(f): 1:25am On Jan 22, 2009
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 1:38am On Jan 22, 2009
Osisi thank you

Mana akpgidere egwu ahu ya na na naija this december. Ona-asu na my car like this . . . . ndi be anyi ma egwu biko

Ihe nsori, ihe nsonye sori be nsonye . . .ife nduri
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by osisi2(f): 1:40am On Jan 22, 2009
I heard them both last summer.
My husband got a kick at the Ife nduli part
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:01am On Jan 22, 2009
That music is sweet and funny
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:50am On Jan 22, 2009
agaba123:

Ihe nsori, ihe nsonye sori be nsonye . . .ife nduri

**osisi:

My husband got a kick at the Ife nduli part

Ihe ndia unu abua ne'de na threadia adighi nma. angry

Ihe nduri, ihe nsonye, ihe nsori. For umuaka nna abia threadia wit the hope of learning Igbo, how would we clarify ihe nduri, ihe nsonye, ihe nsori? angry

Ihe ndia unu na ede na threadia adighi kwanu nma. angry

Romeo biko yere'm aka na okwua, ndia ga emebi kwa threadia. angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 2:56pm On Jan 22, 2009
Ikomi:

Ihe ndia unu abua ne'de na threadia adighi nma. angry

Ihe nduri, ihe nsonye, ihe nsori. For umuaka nna abia threadia wit the hope of learning Igbo, how would we clarify ihe nduri, ihe nsonye, ihe nsori? angry

Ihe ndia unu na ede na threadia adighi kwanu nma. angry

Romeo biko yere'm aka na okwua, ndia ga emebi kwa threadia. angry
Edere m naani otu ugboro, ginwa dee ugboro abuo. kedu onye okazi njo?
Kpachapu anya gioo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:15pm On Jan 22, 2009
pres-elect:

agaba, ahuru m ihe nile unu dere maka m, abighachila m, o bum bu darfur nwa sudan. ndi omekome gara gbachiem na threadia maka ekwuru m eziokwu n'eleghi anya. aturu takwaa nti ha. mana abiaghachila m, toshman si na ya ememinagom, mana darfur ka di ndu
ihe owu Darfur na eziokwu ka o bu Pres with another of his pranks?
i wuru Darfur,nekwa ya were kiss kiss kiss mana o buru Pres/fromUk angry angry angry
ndi igbo iwe dim na obi,unu gekwa nti oooo cheesy
[i]o nwere otu nwa-agbogho debere onwe ya nso.o mecha o meetie otu nwa okorobia ha abuo bido mewe enyi.with time,nke nwoke choro iba na Jerusalem nke nwanyi mana di nwa gwara ya na odi nso and o choro i debe onwe ya till ubochi agbam akwukwo.they both agreed on that.
on the wedding night now,nke nwoke etinye ihe ya,n'ezie okwu,the nwa debere onwe ya nso cool mana o nwere ihe aru merenu.nke nwoke choro inyu( to cum) bia kpo aha nwanyi ozo,infact aha ezigbo enyi nwanyi ya angry angry angry
ole ihe unu si nke nwanyi a me?
iwe di ya n'obi,o choro ila be nna ya,nke nwoke nokwa na akuku na asi na owu mistake grin but which kain mistake be this angry
aha nke nwoke bu Ikomi,for the records cheesy
iwe na ewekwam,onye a tryi kwana m angry
ole ihe unu were ikwu?
@agaba onye egwu angry
@Romy,nwa-nnunnu alotana.o naghizikwa aga ahia ozo.o dikwa risky tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:28pm On Jan 22, 2009
Now thats funny.

On a serious note: angry

Isi naha wokem ahh wu Ikomi? angry

Iha wu Identity theft. Nga achoputa wokem ahhh, nga anaputaya aham first of all, then anyi ga eche ihe anyi ga eme ya.

I would need to consult with others, but I strongly believe na anyi ga aja ya amu. angry

No two ways about it. angry For stealing aha Ikomi, and wrecking havoc with supposed nwuye Ikomi. angry

Offence nabu. angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:36pm On Jan 22, 2009
whats funny abt that? angry
what do the girl do now?
stay or go?reasons too.
o burum the man must gwam ihe mere o jiri kpo enyim nwanyi aha.o putara na nke enyim nwanyi tokariri nkem ka o putara na gini mere? angry
o dighi funny cheesy
hmmmn
ole ihe ga eme nwanyi a mucha nwa guo ya "toto" angry
o nwere film m na a watch ugbua,old one though.aha di "art director " wu "Toto" cheesy aha di film bu missing in action.lol
some peeps are going to confirm. tongue
Ikomi this aint funny angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:54am On Jan 23, 2009
From Ikomi
I knew Biafra would come to reality one day. Now our Messiah is here, President Obama.

From: MrCrackles
It is alright to be a fool only when someone is a toddler or a kid but an adult displaying so much foolishness, is absolutely disturbing!
Wetin concern Obama and bloody fucking Biafra naw?
Una never suffer reach, lofty dreamers!!
Messiah ko, Bereko-oyan ni!!

Crackles or wat do u call urself, did u read my whole post or u just took that line out of contest.

Crackles if by any chance inaghi ewe ike igucha edemede, then dont read at all.

As they say half knowledge is dangerous, u should have read my whole post not just taking the first line and attacking me.

Crackles ima kwara ihe?  angry Ehnnn Crackles?  angry

Crackles  angry Oga abata eba, Anyi ga crack ya here soon.  angry

Unu lekwa my post here b4 crackles abam ogu

From Ikomi

I knew Biafra would come to reality one day. Now our Messiah is here, President Obama.

Am sure he would come to our aid, he just has a lot to do in this Order:

US Economy
US Welfare System
US Education
US Health Care
Green Energy
Corruption in Washington
Iraq
Afghanistan
Middle East
Iran
Russia
South Korea
China
Sudan
South American Trade
Venezuela (Mr Hugo can someone finish the rest)
Nato Expasion
United Nation Agenda
Corruption in Africa
Zimbabwe HIV/Cholera/Hunger (ohh sorry I forgot Mugabe   grin)
Kenya

Am sure he would definately look into Biafra, in his third term as Ambassador, to naija.

Let me guess what his meessage to Biafrans would be:

To those who would sow hatred we would defeat u.  Undecided

And Biafrans would answer:

President Obama if u don't know what to say u may as well go back to the states.  undecided

President Obama better come up with good plans 4 Biafra or else ad be angry with him.   angry

Kam puo kwa here b4 anyone knows my intention.   angry

Crackles  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by preselect(m): 4:38pm On Jan 23, 2009
ify, o bum bu darfur nwa sudan

onweghi ihe n'eme. ndi iro ruru overtime mana darfur kwushiri ike kpom kwem.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:39pm On Jan 23, 2009
Ikomi, iwe ewegbuola gi seriously.  grin Kedi ihe i si dee ihe ahu n'ebea? Ujo o na atu gi? cheesy I marala na Crackles agaghi abia ebea.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 5:00pm On Jan 24, 2009
**osisi:

agaba enjoy this one.


https://www.youtube.com/watch?v=nk-BCRoXb1o&feature=related
I LOVE this song(s). Especially the second song. Although I can tell mmadu si from Abia state by the words they use because it reminds me of nne'm words. Even though I'm not an expert in Igbo, I can pretty much grasp gini ha na-ekwu okwu. cheesy

{How yal like my Engli-Igbo} tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 5:05pm On Jan 24, 2009
Igbo ndi nwe mmadu mma mma nu.
Dika ihe siri wee kwuru, Anatagom ebe m jere idu Obama n'isi oru.

Ndu mmiri ndu azu, onye biri ibe ya biri .

Ihe isi ike agaghi egbu anyi ma oga eme ka anyi muru ihe.



Igbo ndi oma ndewoo nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:23pm On Jan 24, 2009
Crackles bu onye okwu na uka cheesy
O likei nsogbu karia mmai na nwanyi tongue
Ikomi dont give him a thought jare.
Darfur/Pres-elect,o gini mere i jiri tinye anything Pres na aha gi?why not iza nwa Sudan?it sounds better than Pres whatever.ndeewo anyway
Ikomi,movies baby,i said movies.Nurses are good. angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by asha80(m): 9:05pm On Jan 24, 2009
@onyinye2
I n'agbali

You are trying wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 12:11am On Jan 25, 2009
Ikomi:

Ihe ndia unu abua ne'de na threadia adighi nma. angry
Ihe nduri, ihe nsonye, ihe nsori. For umuaka nna abia threadia wit the hope of learning Igbo, how would we clarify ihe nduri, ihe nsonye, ihe nsori? angry
That's why i loff you Ikomi. kiss I kwa mgbe {think this is right} na-ari oriri of ndi non-native speakers. grin

bTw. . . . . . . what does it mean?? Cause I for one would like to know.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 12:13am On Jan 25, 2009
asha 80:

@onyinye2
I n'agbali
I meela. kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 2:04am On Jan 25, 2009
ONYINYE!!!! Oliakwanu!?! Kedu nke garanu?

onyinye2:

bTw. . . . . . . what does it mean?? Cause I for one would like to know.
I'm not very knowledgeable on this, so from my understanding (if I remember correctly), it has something to do with yam (I think). . . and dipping into something that I'm still unsure of. I remember asking about it a while ago, but I've forgotten the response I got. So. . kedi otu mmuta asusu Igbo nke gi na aga?

oziomatv:

Ndu mmiri ndu azu, onye biri ibe ya biri .

Ihe isi ike agaghi egbu anyi ma oga eme ka anyi muru ihe.
Ise ooo!!

Igbo bu Igbo, ekelere m unu niile!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:47am On Jan 25, 2009
onyinye2:

That's why i loff you Ikomi. kiss I kwa mgbe {think this is right} na-ari oriri of ndi non-native speakers. grin

bTw. . . . . . . what does it mean?? Cause I for one would like to know.

I will try and explain this to u, but u got to put ur imagination into use.  angry

Ihe nduri = means a sharp projecting organ, part or object
Ihe nsonye = means dipping into ----------- ( now what osisi & agaba are dipping into is wat I dont know)  angry
Ihe nsori = could mean enjoyable, enjoyably.

So now put it all together= sharp object dipping into -------------- enjoyably. (fill the blank)

Option for the blank I dont know, and dont ask me. 

I could only suggest "a tree branch dipping into water enjoyably." angry

ifyalways:

Ikomi,movies baby,i said movies.Nurses are good. angry

Wat kind, movies di na udi'na udi.  angry Unu anukwa? Movies  grin

In short where is crackles  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:58am On Jan 25, 2009
onyinye2:

I LOVE this song(s). Especially the second song. Although I can tell mmadu si from Abia state by the words they use because it reminds me of nne'm words. Even though I'm not an expert in Igbo, I can pretty much grasp gini ha na-ekwu okwu. cheesy

{How yal like my Engli-Igbo} tongue

Onyinyeee!!! Obi añuri juru ahu maka na ibiara ebea tata soro anyi na amu asusu igbo.
I am happy that you came here today to learn igbo with us. keep it up.



Ikomi:

I will try and explain this to u, but u got to put ur imagination into use.  angry

Ihe nduri = means a sharp projecting organ, part or object
Ihe nsonye = means dipping into ----------- ( now what osisi & agaba are dipping into is wat I dont know)  angry
Ihe nsori = could mean enjoyable, enjoyably.


So now put it all together= sharp object dipping into -------------- enjoyably. (fill the blank)

Option for the blank I dont know, and dont ask me. 

I could only suggest "a tree branch dipping into water enjoyably." angry

Wat kind, movies di na udi'na udi.  angry Unu anukwa? Movies  grin

In short where is crackles  angry

Lmao!!!! cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:15am On Jan 25, 2009
ara di n'udi n'udi, ara maa mma  were aka gi jide ya ara, ara maa mma were onu gi micha ya ara!! LMAO this people will kill person for naija. kedu onye tiri nya bu egwu? Agaba na Osisi?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by asha80(m): 12:05pm On Jan 25, 2009
ara di n'udi n'udi, ara maa mma were aka gi jide ya ara, ara maa mma were onu gi micha ya ara!! LMAO this people will kill person for naija. kedu onye tiri nya bu egwu? Agaba na Osisi?

Aha ya bu Flavour
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:37pm On Jan 25, 2009
Ikomi:

I will try and explain this to u, but u got to put ur imagination into use. angry

Ihe nduri = means a sharp projecting organ, part or object
Ihe nsonye = means dipping into ----------- ( now what osisi & agaba are dipping into is wat I dont know) angry
Ihe nsori = could mean enjoyable, enjoyably.


So now put it all together= sharp object dipping into -------------- enjoyably. (fill the blank)
shocked shocked Eehh?? cheesy Aghotafughi m ya nke oma mgbe nne m na nna m kowara m ya ihe gbasara ihe ndi ahu. . . kama ebe m ghotara ya ugbua, m nwere ike ighota egwu ahu nke oma. Ndeewo Ikomi.

Ikomi:

In short where is crackles angry
cheesy cheesy I ka na ewe iwe?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:06pm On Jan 25, 2009
ihe nsonye = piercing into
ihe nduri = pushing against something . . .may be repeatedly grin
ihe nsori = still about piercing into something

all are describing ira otu(bleeping)

Chinenye you asked your parents to translate that for you? lmao

itinyere ha na high jump
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:09pm On Jan 25, 2009
ifyp Oliakwanu?

https://www.youtube.com/watch?v=xINmoCGmNV0
Onye m bu na obi
kedu ka imere?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 8:18pm On Jan 25, 2009
agaba123:

ifyp Oliakwanu?
kedu ka imere?

I thought na unu bi together? undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:53pm On Jan 25, 2009
hapu ndi iberibe. amaghi m mgbe ify ga akwusi i-distribute ihe ya a sef angry

ify jiri nwayo, ihe a wu afo ohuru. gbeobula gi na a-sample-u iron umu boys. i make-bekwe up ur mind nke di gi mma?

ehee, anuru m na darfur abiaghachila with a new name. na true?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:48pm On Jan 25, 2009
agaba123:

ifyp Oliakwanu?

https://www.youtube.com/watch?v=xINmoCGmNV0
Onye m bu na obi
kedu ka imere?
am fine love. kiss kiss kiss cheesy
thanks for the egwu,i no nso?bata na ime ulo wink
Ikomi:

I thought na unu bi together? undecided
keep thinking. grin angry angry
toshmann:

hapu ndi iberibe. amaghi m mgbe ify ga akwusi i-distribute ihe ya a sef angry

ify jiri nwayo, ihe a wu afo ohuru. gbeobula gi na a-sample-u iron umu boys. i make-bekwe up ur mind nke di gi mma?

ehee, anuru m na darfur abiaghachila with a new name. na true?
lmao
e yetulam gi before? cheesy i have made up my mind kemgbe,nke agaba bu di best tongue
kedu?e chekwam na ilugo nwanyi?onye na atum otu aka,aka ano na atukwa gi cheesy
@mmadum dum,izu uka ohuru oma.
ole Pres/Fromuk?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:00pm On Jan 25, 2009
ifyalways:

ole Pres/Fromuk?

Good question. Unu juo onye wotere (nkpishi) scissors. Since we talked about money anaghi anukpa umere pres, and onye wotere nkpishi anaghi ekwu kwa okwu. I think am been corned.  angry

Ihe ona ekwuzi now bu about Ify, as  kezaya. Unu juo ya ajuju Pres, am been corned.  angry

Now osim na ya no na Ohio. angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:05pm On Jan 25, 2009
Ikomi be silly angry
a jurum ajuju as a concerned citizen and good agbataobi.why are u misunderstanding me and twisting my words.a nurum na i bu lawyer two pence angry dont start with me buko.
we should be asking Tosh na Romy,kemgbe di day ha wetara mgbizi for the nchapu,we are yet to hear anything,ndia a rupula anyi na the game. angry
anurum na GC a muola nwa nwoke tongue Ikomi shame on toi cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:09pm On Jan 25, 2009
ifyalways:

we should be asking Tosh na Romy,kemgbe di day ha wetara mgbizi for the nchapu,we are yet to hear anything,ndia a rupula anyi na the game. angry

U nailed it there, odim ka orele ya. Ify odim ka orele ya. He has corned us. I will not name anybody though till I get some evidence. But odim ka orele ya, Ify orele ya. angry

ifyalways:

anurum na GC a muola nwa nwoke tongue Ikomi shame on toi cheesy

Inuru ya na CNN ka obu BBC?  angry Kee ebe inuru ya?  angry

(1) (2) (3) ... (573) (574) (575) (576) (577) (578) (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 60
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.