Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,461 members, 7,816,080 topics. Date: Friday, 03 May 2024 at 03:06 AM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (8) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (121244 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (5) (6) (7) (8) (9) (10) (11) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Nobody: 7:24pm On Feb 03, 2009
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 7:25pm On Feb 03, 2009
echelon:

This is very funny. Ify you deserve a certificate for this kain talk  lipsrsealed grin
Eche-bobo,i na atupuru abuzu ahu onu.lol.
@Osisi na darfur/Pres elect e chefughikwam onye o bula oooo.ngwa akam na ukwum di na elu na ekele.o ga adirirrrrrrrrrrrrrrri anyi nile nma.  kiss
darfur i chotana oru ohuru?a nurum na agaba na tosh gwara ndi hotel ahu no na city center na i na eme "peepin" ha we chuo gi na oru. angry
romeo:

Umuigbo Ibe m, Babyosisi ewerego umuokorobia igbo nile mere iche ochi na nairaland angry angry angry. Osiri na amu anyi pere mpe ka noodle shocked shocked, na nke ndi ofe mmanu buru ibu cry cry cry cry cheesy cheesy cheesy cheesy
a hurm threadi ahu and i was  angry angry angry
ole otu mmadu ga eji si na ndi igbo a naghi akulite bandi elu?
biko,i have see,saw and seen,yet have i NOT seen ndi bu engine ka umu igbo.  cheesy cheesy
boyysss igbo,i cant trade for the whole uwa.ha na ato ka sugar eg Romy  tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by osisi2(f): 7:29pm On Feb 03, 2009
bikonu umu nne na ummunna
obu ihe ochi ka m n'eme
unu ewela iwe

agaba shatap
Mr Nwando gbaara agba well well o
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 7:37pm On Feb 03, 2009
ifyalways:

ole otu mmadu ga eji si na ndi igbo a naghi akulite bandi elu?

It is not today she has been insinuating it. So I told Osisi:

Zuta drum with 2 drum sticks bute ya ebem kam kuora gi nkwa.

Till today Osisi ebute be'gi the drum. I guess ujo di ya nam na aku pieces. Maa ma kugie ya ukwu. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 7:40pm On Feb 03, 2009
ifyalways:


a hurm threadi ahu and i was  angry angry angry
ole otu mmadu ga eji si na ndi igbo a naghi akulite bandi elu?
biko,i have see,saw and seen,yet have i NOT seen ndi bu engine ka umu igbo.  cheesy cheesy
boyysss igbo,i cant trade for the whole uwa.ha na ato ka sugar eg Romy  tongue tongue tongue

Ify ima ebe akwusiri cheesy cheesy

Osisi is on her own in this nairaland from today cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 7:40pm On Feb 03, 2009
**osisi:

bikonu umu nne na ummunna
obu ihe ochi ka m n'eme
unu ewela iwe

agaba shatap
Mr Nwando gbaara agba well well o
Anyi a ga-aju onye?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 7:41pm On Feb 03, 2009
Ikomi:

It is not today she has been insinuating it. So I told Osisi:

Zuta drum with 2 drum sticks bute ya ebem kam kuora gi nkwa.

Till today Osisi ebute be'gi the drum. I guess ujo di ya nam na aku pieces. Maa ma kugie ya ukwu. angry
lmao
Ikomiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii,so i ma aku bandi?which wavelenght buko  tongue
left,right,center,front,back ndi igbo nwe nkwa.  cool
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Nobody: 7:48pm On Feb 03, 2009
Chineke, because of one thread, na so the igbo guys wan jealous like this grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 7:51pm On Feb 03, 2009
ibkaye:

Chineke, because of one thread, na so the igbo guys wan jealous like this grin grin grin

COMOT jORRR tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by KarmaMod(f): 8:01pm On Feb 03, 2009
On behalf of osisi

Bikonu gbahara osisi maka ihe okwuru maka amu unu
egwuru egwu k'o na egwu


Bloody crybabies tongue
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 8:06pm On Feb 03, 2009
KarmaMod:

On behalf of osisi

Bikonu gbahara osisi maka ihe okwuru maka amu unu
egwuru egwu k'o na egwu


Bloody crybabies tongue
ROFL
someone has been reading our stuff.good one cheesy
Ozioma,ole gi? angry if u had been doing your job well,ada gi nwanyia kara i di na ekwe oyoyo ugbua.u dey slack ozioma angry angry angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 8:08pm On Feb 03, 2009
babyosisi mebocha anyi nile . . . . inclyding me. . . . toshmann nwa mama, anu ana agba egbe ona acho condom1, bia nakpo ndi ga ariortara ya aririo. . . osisi aruola ala. . . anyi ga eme ya ihe . . . . . .otherwise o ga eme ihe ndia ka udo diriya. . . .agaba inwekwara ike add-ia to the list

babyosisi shall bring the following for cleansing and appeasing the gods of igbo thread for her to be pardoned and re-accepted as a special sister . .

I. 2 virging cockroaches , one must be female, born in egypt and one must be male born in sudan
2. five albino mosquitoes, one must have operated in river nile.
3. five white cocks. each with a red headf
4. a housefly that has one eye.
5. a spider with 9 legs
6. 7 red candles
7. 1 piece of pure white cloth
8. 200mls of water from river jordan.
9. tortoise breast milk
10. a pice of chalk and $777.77 forwarded to spiritual acc @ jp morgan chase,  . acc#7137 666 419 AKOBT

THESE SHOULD BE DONE BEFORE MIDNIGHT. and at midnight she should go to imo river and have a bath  . . . naked . . .and wait for what the gods will ask her to do . . .

OR ELSE . . . . . . .  


unu gbaghara na edere ya n'okwu bekee
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 8:11pm On Feb 03, 2009
@ Tosh lol cheesy cheesy cheesy
Unu mere ya ebere.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 8:31pm On Feb 03, 2009
toshmann:

babyosisi mebocha anyi nile . . . . inclyding me. . . . toshmann nwa mama, anu ana agba egbe ona acho condom1, bia nakpo ndi ga ariortara ya aririo. . . osisi aruola ala. . . anyi ga eme ya ihe . . . . . .otherwise o ga eme ihe ndia ka udo diriya. . . .agaba inwekwara ike add-ia to the list

babyosisi shall bring the following for cleansing and appeasing the gods of igbo thread for her to be pardoned and re-accepted as a special sister . .

I. 2 virging cockroaches , one must be female, born in egypt and one must be male born in sudan
2. five albino mosquitoes, one must have operated in river nile.
3. five white cocks. each with a red headf
4. a housefly that has one eye.
5. a spider with 9 legs
6. 7 red candles
7. 1 piece of pure white cloth
8. 200mls of water from river jordan.
9. tortoise breast milk
10. a pice of chalk and $777.77 forwarded to spiritual acc @ jp morgan chase, . acc#7137 666 419 AKOBT

THESE SHOULD BE DONE BEFORE MIDNIGHT. and at midnight she should go to imo river and have a bath . . . naked . . .and wait for what the gods will ask her to do . . .

OR ELSE . . . . . . .


unu gbaghara na edere ya n'okwu bekee
Tosh
Aka oru gi di mma. nani ihe foduru bu na nwa ada karmamod ga-eso ya jee saa ahu abali ahu maka aru o biara kwuo ebe a.
Tinyerekwara amu enyi na-arabeghi nwanyi.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by toshmann(m): 8:35pm On Feb 03, 2009
@agaba thank you, amam na iga enyeriri support oge obula akpoturu gi
ka m ga kwado ihe eji eme ya bu sacrifice

@ify, ebere gini? nna nna anyi ha n'eti mkpu nime ala ugbu a. ha si na anyi anaghi e-representi ha well enough. maka gini, maka osisi . . .mbaa oooo, ebere lara holiday. angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:00pm On Feb 03, 2009
ifyalways:

@ Tosh lol cheesy cheesy cheesy
Unu mere ya ebere.

Ebere adighi na nkea!! nwata nwanyi kpariri onwe ya. angry angry to ad salt to injury o were sendia Akaramod ka o bia rio anyi aririo. nwekwazia ndi enyi babyosisi! no wonder o na apkariri umu boys anyi LoL
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 9:02pm On Feb 03, 2009
romeo:

Ebere adighi na nkea!! nwata nwanyi kpariri onwe ya. angry angry to ad salt to injury o were sendia Akaramod ka o bia rio anyi aririo. nwekwazia ndi enyi babyosisi! no wonder o na apkariri umu boys anyi LoL
rofl @"akaramod"  cheesy cheesy cheesy cheesy
this one must not pass as a typo,lai-lai.
akaramod indeed  cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Hauwa1: 9:05pm On Feb 03, 2009
On behalf of osisi nwa mama

Bikonu gbahara osisi maka ihe okwuru maka amu unu (amu onye)? be specific now grin
egwuru egwu k'o na egwu (egwu eh, ezioku grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 9:57pm On Feb 03, 2009
ifyalways:

rofl @"akaramod"  cheesy cheesy cheesy cheesy
this one must not pass as a typo,lai-lai.
akaramod indeed  cheesy

Ify cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 11:00pm On Feb 03, 2009
Tosh when the gods finishes with her,she will not have the mouth to blaspheme again
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 11:30pm On Feb 03, 2009
ifyalways:

lmao
Ikomiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii,so i ma aku bandi?which wavelenght buko  tongue
left,right,center,front,back ndi igbo nwe nkwa.  cool

Anam aku at a very high frequency, my oscillation wu 50 per minute. Ify atryi kwalamu, there is a big chance na iga abia( u will come).  angry.

toshmann:

babyosisi mebocha anyi nile . . . . inclyding me. . . . toshmann nwa mama, anu ana agba egbe ona acho condom1, bia nakpo ndi ga ariortara ya aririo. . . osisi aruola ala. . . anyi ga eme ya ihe . . . . . .otherwise o ga eme ihe ndia ka udo diriya. . . .agaba inwekwara ike add-ia to the list

babyosisi shall bring the following for cleansing and appeasing the gods of igbo thread for her to be pardoned and re-accepted as a special sister . .

I. 2 virging cockroaches , one must be female, born in egypt and one must be male born in sudan
2. five albino mosquitoes, one must have operated in river nile.
3. five white cocks. each with a red headf
4. a housefly that has one eye.
5. a spider with 9 legs
6. 7 red candles
7. 1 piece of pure white cloth
8. 200mls of water from river jordan.
9. tortoise breast milk
10. a pice of chalk and $777.77 forwarded to spiritual acc @ jp morgan chase,  . acc#7137 666 419 AKOBT

THESE SHOULD BE DONE BEFORE MIDNIGHT. and at midnight she should go to imo river and have a bath  . . . naked . . .and wait for what the gods will ask her to do . . .

OR ELSE . . . . . . .   


unu gbaghara na edere ya n'okwu bekee

OR ELSE

Sentenced to live with Ikomi in hard labour. Osisi the gods have spoken.  angry

*Hauwa*:

On behalf of osisi nwa mama
Bikonu gbahara osisi maka ihe okwuru maka amu unu (amu onye)? be specific now grin
egwuru egwu k'o na egwu (egwu eh, ezioku grin

Hauwa ur name sounds familar and ur written is admirerable although both is a disjoint set.

Nne iwu onye Igbo, ka iwu onye Ugbu (which means replacing the 'w' in ur name with 's').

Just to confirm.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 11:53pm On Feb 03, 2009
errm. . . Ndi b'anyi, o bu gini na ahiotu ebea? Bikonu. Unu gbaghara Osisioma. O bughi ya kwuru ihe ndi ahu. Naani ihe o mere bu na o nyere otu onye aka were kowaara uwa niile akuko ugha ahu. Besides, unu amarala na akuko ahu enweghi ike ibu n'ezie. Anyi bu ndi mbu mgbe niile. Anyi na aga n'ihu kwa mgbe. Anyi ga na-anokwa n'ihu mgbe dum. Ekwekwana ka ihe ntakiri a nyekwara unu nsogbu.

KAMA. . . maka na o nyere otu onye ahu aka, o ga adi mma ka o mee ihe ndi ahu Nwa Mma Mma kwuru ka udo ghaghi idi ya.

Ogwula oke oha m n'onu.

[quote="youngies"]ChinenyeN, okwa ozi m ziri awuru oku ruru eluigwe aka?[/quote]
ee. Ndeewo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 12:21am On Feb 04, 2009
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Ikomi(m): 8:35am On Feb 04, 2009
asha 80:

unu chia ochi http://music.afriville.com/nwa-aba-m477.html cheesy

Ikomi na heavy Aba boy, Nwa Aba kam bu. Wetin we no get kwanu? We get babes wey fine pass Osisi.  grin

Osisi ichokwa kanyi piritu anyi a piriwa, Mr Osisi/Nwando wont do nothing. Gba ya nam wu Nwa Aba.  angry

Perfect song.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 9:28am On Feb 04, 2009
ifyalways:

ROFL
someone has been reading our stuff.good one cheesy
Ozioma,ole gi? angry if u had been doing your job well,ada gi nwanyia kara i di na ekwe oyoyo ugbua.u dey slack ozioma angry angry angry

Ify, ihe Osisi kwuru enyeghi m onu okwu, Mu wa bu Maradona, aka m tinyere bu egwuregwu, Isi mmara ama bu egwuregwu, Ifu ebe m na eti okwe odizie ka obu mu mugoziri Maradona ka esi azo mbi.

Enweghi m ike Igbaghara Osisi ma ncha.

Ify obuzi na imaghizi m Etopuru m gba agba chukwu goziri m mbosi ona ekenye ukwu ito.

Osisi mere umu ofe mmanu ejiri Romeo na Toshman na emezi ihe akaji, ma amarozim na Romeo na amu ya pere mpe otua, Agaba nchere na oga azoputa anyi wee naa na nta.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 9:37am On Feb 04, 2009
asha 80:

unu chia ochi http://music.afriville.com/nwa-aba-m477.html cheesy

Asha80 chukwu gozie gi na egwu a nna mu toro na Aba Omuma Raod near Achi aru,

Egwu a echetere gom ihe m chefuru echefu

Nwando,Osisi Ipuona na obi umu igbo, Ifyalways is now our crown Queen of Igboland. Ada IGBO. Ada eji eje Mba.
Ify nwa sekpuru ka m gozie gi.
Aba4life.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by youngies(m): 9:49am On Feb 04, 2009
Dika otu n'ime ndi elder enwere na threadia, agaghi m ekwe ka ama nwata (osisi) ikpe ma okwughi onu ya.

E set la a four man committee of ndi nze ga enyocha nke oma ebe mmriri siri ba n'opi ugboguru. Ha were nani otu ubochi iji gwa anyi ihe ha choputara.

Osisi i ga abia kowa n'ihu ha ihe udara na agadi nwanyi gara

Committee:

1. Toshmann

2. Agaba

3. Romeo

4. Ikomi
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by youngies(m): 9:55am On Feb 04, 2009
Ndi committee biko onye anakwana aka azu lipsrsealed

Onye nwere anything for or against any committee member, ya gwa anyi ooo
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 10:17am On Feb 04, 2009
Onwegi ihe Osisi ga ekwu ga aba anyi na nti na ya bu nwa ekwuwa go onu,
Igbo si na "Nwata bulie Nna ya elu Ogodoro awuchie ya anya,
Osisi ebuli go umu boys igbo elu akpa amu anyi nke osi na opere mpe ga awuchizi ya anya.

No committee no tribunal.

Osisi you have been dethroned from being Igbo Princess,  With the power given to me by our ancestors,  I, ozomatv Dike eji eje mba 1 of Mbaise commend the Princess of Igboland to Our lovely daughter I[b]fyalways [/b] as the Princess of Igboland.

So shall it Be.

Congratulation HRH Princess of Igboland Ifyalways.
IGBO KWENU! KWEZUONU!!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by presido1: 10:21am On Feb 04, 2009
youngies:

Dika otu n'ime ndi elder enwere na threadia, agaghi m ekwe ka ama nwata (osisi) ikpe ma okwughi onu ya.

E set la a four man committee of ndi nze ga enyocha nke oma ebe mmriri siri ba n'opi ugboguru. Ha were nani otu ubochi iji gwa anyi ihe ha choputara.

Osisi i ga abia kowa n'ihu ha ihe udara na agadi nwanyi gara

Committee:

1. Toshmann

2. Agaba

3. Romeo

4. Ikomi
Tosh, Agaba, Romanus na Ikocracy in one committee shocked shocked shocked shocked shocked shocked Osisi ebere m eme gbuola gi.
Ikpe ama go gi alreadi ma ifaci beghi committee. tongue tongue tongue tongue

maka ina aka azu once osisi nwere tosh kondom she is innocent.

Osisi mana okwu a ikwuru ajoka. Ikomi bu too-rope na ukwu na akpaghari, ozioma bu automatic gear knob, Romeo by sledge hammer, nke Agaba no get part two, o bu ifuro zi ka ify si na aga ije, agaba agbawa hub ukwu ya with ukwu ato ya. Obu nani Tosh gbara small size thatz why felimbobo jiri swapoo ya with Agabalacious.

Nga emepe igbo threadi nke ozu ahu. kam banye na server isi ewu now.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 1:08pm On Feb 04, 2009
Presido
Kedu ebe I lara?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otukpo(f): 2:14pm On Feb 04, 2009
threadi nke a, atogbuola m.

Ihe unu na-ede, atogbuola m.

Chukwu gozie unu nile. Nke onye na-eme di mma, ya gaziere ya.

Hurita nu onwe unu n'anya.

Igbo kwezuo nuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuoooooooooooooooooooooooo

(1) (2) (3) ... (5) (6) (7) (8) (9) (10) (11) ... (100)

Similoluwa, Sister Of Ooni’s Wife 'Steals Show' With Backside At Royal Event / Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture) / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 52
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.