Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,328 members, 7,815,655 topics. Date: Thursday, 02 May 2024 at 03:59 PM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (6) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (121225 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Markenny(m): 7:44am On Feb 01, 2009
Ututu oma ndi igbo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Markenny(m): 7:45am On Feb 01, 2009
Ututu oma ndi igbo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 10:24am On Feb 01, 2009
Markenny:

Biko achoro mu ichu ma owere onye dere mu edemede?maka i choro mu umasi igbo mu na ha ga anuri na spain.achohi mu ndi bekee.

Nna kedu iwe gi? were oso nataba ala igbo bia choro ofu asa i ga alu!! kedu ka ndi Spain di? lol
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 11:21am On Feb 01, 2009
romeo:

Ozioma chukwu gozie gi oke nwoke eji eje mba grin grin grin
Romeo nwoke mara mma ihe ya ama, last week a biara m Barcelona nna men efe enyero, umu azi ka nku. umu elewa ukwu egbuo ewu.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 11:24am On Feb 01, 2009
agaba123:

Ozioma thank you

I sigo na Oziomatelevision baa na OziomaHDtv . . .lol

Agaba, kedu kwa nke bu HDtv?

Kedu ebe ifyalways gara otego nnusoro olu ya, Nwa ada ahu ana emeka anyi obi oma.

Ify where are you we missed you.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 11:26am On Feb 01, 2009
Markenny:

Biko achoro mu ichu ma owere onye dere mu edemede?maka i choro mu umasi igbo mu na ha ga anuri na spain.achohi mu ndi bekee.

Ichoo inu nwanyi i je kpoturu Agaba ka odunye gi nke ori foro.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 12:29pm On Feb 01, 2009
oziomatv:

Agaba, kedu kwa nke bu HDtv?

Kedu ebe ifyalways gara otego nnusoro olu ya, Nwa ada ahu ana emeka anyi obi oma.

Ify where are you we missed you.
Haba! I bughizi ordinary TV i buzi high definition tv

Ify di ime biko. Hapu ya ka zuo ike
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 12:47pm On Feb 01, 2009
oziomatv:

Romeo nwoke mara mma ihe ya ama, last week a biara m Barcelona nna men efe enyero, umu azi ka nku. umu elewa ukwu egbuo ewu.

Umuasa Panya di behuge cheesy cheesy

agaba123:

Haba! I bughizi ordinary TV i buzi high definition tv

Ify di ime biko. Hapu ya ka zuo ike

Ify anyi nile di ime hapu nu ya ka ozuo ike cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 1:27pm On Feb 01, 2009
agaba123:

Haba! I bughizi ordinary TV i buzi high definition tv

Ify di ime biko. Hapu ya ka zuo ike
Bia Agaba na Romeo, kedu onye n'ime unu luru di olu? Ma kedu mbosi nkea mere?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 1:34pm On Feb 01, 2009
I ka na-aju onye tuwara Ify ime? o so nani na jerusalem bu onye na-amaghi
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 1:54pm On Feb 01, 2009
oziomatv:

Bia Agaba na Romeo, kedu onye n'ime unu luru di olu? Ma kedu mbosi nkea mere?

Agaba zaa nya bu ajuju cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 1:56pm On Feb 01, 2009
agaba123:

I ka na-aju onye tuwara Ify ime? o so nani na jerusalem bu onye na-amaghi
Agaba biko tiwaranu m aku oyibo nsugbe. Onye ruru di olu?
 Boys nowadays na a faxi zi sperm through internet and e-mail.
 You can equally get a girl pregnant through charting.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 2:03pm On Feb 01, 2009
Oge m furu na aka edemede ya na e changizi ka m matara na otago nkpuru osisi adam na eve tara we mepee anya.

O wee bido na akpo afa ihe di n'agbata ukwu nwoke afa. there it came to my mind that ya bu kwata anarawago nsusu na nzuzo.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 2:10pm On Feb 01, 2009
heee !
lekwanu m case? Ejibu m ujo taa abacha? O na-a bu nkita risie nsi eze eree ewu mbanu. Okwanu ihe onye rir ka O bu ala muo.

Onye na -eri awo ya rie nke gbara a agba ma akpoo orie awo O za.

Eriele m awo gbara agba. Ify di ime ejima
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 2:52pm On Feb 01, 2009
agaba123:

heee !
lekwanu m case? Ejibu m ujo taa abacha? O na-a bu nkita risie nsi eze eree ewu mbanu. Okwanu ihe onye rir ka O bu ala muo.

Onye na -eri awo ya rie nke gbara a agba ma akpoo orie awo O za.

Eriele m awo gbara agba. Ify di ime ejima

cheesy cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 5:16pm On Feb 01, 2009
agaba123:

Eriele m awo gbara agba. Ify di ime ejima

Ugbua ka m matara na gi na IFY bu otu udi ndi oru na ako na ofu ugbo.

Agaba kedu mgbe mariage unu ga adikwanu?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 5:18pm On Feb 01, 2009
oziomatv:

Ugbua ka m matara na gi na IFY bu otu udi ndi oru na ako na ofu ugbo.

Agaba kedu mgbe mariage unu ga adikwanu?
OziomaHDtv
Ekwe kuo, ama agbaa!!
Ikuku kuo, anyi ga-afu ike okuko!!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 9:41pm On Feb 01, 2009
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by onyinye2(f): 10:16pm On Feb 01, 2009
echelon:

What steps have you taken?
Gini? You want me to list all I have done for you or something? Do I win a prize for this?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 10:34pm On Feb 01, 2009
Onyinye,
You won't win a price but it will show us the level of your seriousness if we know what you've done about it.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by otele(m): 11:41pm On Feb 01, 2009
ify di ime again shocked shocked shocked shocked
just the other day ify di ime for presido
taa, ify di ime ejima for agaba.

haaa. . . . . ify na wa o
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 1:57am On Feb 02, 2009
Ndi Igbo. M na-ekele unu oo, na-asi ka Chineke bu onyenweanyi nonyeere unu niile. Na-asikwa Chukwu nke elu igwe ka o nyekwara unu niile ahu isi ike ma ogologo ndu kwa.

O ga adirikwa anyi niile na mma. Isee!!

Onyinye, i na-amu igbo, i na-ejisi ike. Ana asi na o'u nwayo nwayo ka eji ara ofe di oku. Jisie ike nwanta nwaanyi. cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by IGWEUSA(m): 2:29am On Feb 02, 2009
Anaghi m anuzi mkpotu BIGMODO. O dika yaradua enyera ya olu na ASO ROCK Abuja,
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by youngies(m): 10:52am On Feb 02, 2009
ChinenyeN, okwa ozi m ziri awuru oku ruru eluigwe aka?

Echelon nke gi n'abia very soon

Ify ekwesighi idi ime obula, o nani otu ugboro ka omere ya bu ihe. shocked

Onyinye biko gwam the methodology i choro iji learn di Igbo, m ga eme ka odiri gi nso
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by IBCE(f): 1:59pm On Feb 02, 2009
ehe ugua ka unu biara.
otela mjiri chowa odiri ihia na nairaland.

Nwanu ka anyi bido kpakorirawa maka ihe di iche iche gbasara anyi n'asusu anyi.
I he na -ewutam bu na anyi anaghi asu asusu anyi na -ebe di iche iche anya na ahuta onwe anyi.

NDi asusu ozu na-asu yasusu ha ebe obula ha nno na mgbe obula.mgbe obula
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 2:18pm On Feb 02, 2009
Ijeoma,
Obughi ugbua ka anyi biara. Oteela anyi biara

Nyonye anya gi ebe a
]Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady

M ka O sila di, Okwanu mgbe onye tetara ura bu gbo ya.
Nno(You are hereby highly nno-ed)
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 5:39pm On Feb 02, 2009
Igbo elene mu unu.


Onye biri ibeya biri.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by preselect(m): 6:19pm On Feb 02, 2009
umunne m na umunna m, darfur n'ekele ooo
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 7:15pm On Feb 02, 2009
agaba123:

Ijeoma,
Obughi ugbua ka anyi biara. Oteela anyi biara

Nyonye anya gi ebe a
]Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady

M ka O sila di, Okwanu mgbe onye tetara ura bu gbo ya.
Nno(You are hereby highly nno-ed)

Agaba i di egwu!! cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 8:14pm On Feb 02, 2009
Ewu Idoma Seun,Nkita ekuke,nwa bingo dika seun lechara omaricah threadi anyi na akpo "mumbo jumbo"?unu gwa ya na o bu akpa skull ya abuo bu mumbo na jumbo angry
A tarom the ijiji,o dika o hutara obere changi na akpa ya isi we zaa ya ka rice abakaliki a banyere na mmiri oku.ujo a dighi ya,o mere ihu ka nkpi e reforo na bazaar bia kpochie threadi ndi igbo.unu gwakwa ya oooo,ya a nwakwa anwa na ndu ya mere ihu ka pigeon e jiri chuo ajo mmuo na sabbath bata na threadia ozo else. . .Iyi erie ya sad angry angry
@Ozi,a din nma.owu ofeke congo seun mere iwe jiri we mu ntakiri.lol kedu?
@Romy na Agaba,o bu onye mupu ejima o dikwa ime ejima ozo?o burugodu na onye na asu di akwu du igwe(king) ma o bu igwe(iron)lol grin grin grin
anyway,threadia kulitere bandi elu .a maghim na some ppl here bu ndi igbo b4? shocked shocked shocked
kedunu maka Pres,Tosh,Ikomi,Ogamba,Elos-agos,jenny,asha na ndi ozo?
o deshi tongue
@Romy,i gana China mbu?i ma Johnny undecided
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 8:14pm On Feb 02, 2009
Romeo,

Kedukwa nke agaba mere ugbua?

O na buzi ihe ojo i ziko mmadu uzo? lipsrsealed angry grin

Imakwa aka m juru eju.     Ify gbara surplus
so no eyes right
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ifyalways(f): 8:16pm On Feb 02, 2009
Agaba,nakwa e checki
Youngies,lol.a dim sorry kiss

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (100)

Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture) / Similoluwa, Sister Of Ooni’s Wife 'Steals Show' With Backside At Royal Event / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 32
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.