Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,150,864 members, 7,810,293 topics. Date: Saturday, 27 April 2024 at 05:57 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (291878 Views)
15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (173) (174) (175) (176) (177) (178) (179) ... (227) (Reply) (Go Down)
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 2:12pm On Sep 03, 2013 |
maxwello.yg:maxwell odika iji igbo(marajuana) sie the Abakaliki rice? ka obu azu nwawo iji sie ya mere gi ife a? Anyway well come on board. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 2:30pm On Sep 03, 2013 |
ifynkwa kemgbe m nwetachara otu nwata fulani ndi-a na eche efi hausa, m jiri nwayo chiba okpa n'ulo. D nwa di tall,nwe imi ogologo,nwekwa double pointed apple na obi ya,bia na erube isi, M si ya kwuru O kwuru,m si ya yipu O yipu,m biakwa si ya gbasapu okpa ya ekweta. what next? Onwero for now Mana ohere ka dikwara otu nwada Igbo ga epropose m |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:25am On Sep 05, 2013 |
Anya m ahula nti mu abuo na thread a. The last poster ekweghidi ekwe |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:01am On Sep 05, 2013 |
achi4u: maxwell odika iji igbo(marajuana) sie the Abakaliki rice? ka obu azu nwawo iji sie ya mere gi ife a?lol Nna,mana di egwu dabara adaba. Onye ji okpu m? a choro m ikpu ya a choro m ikpu ya Okpu nna bu enyi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:29pm On Sep 05, 2013 |
ifyalways: lolChei! Echekwa m ma Ify echegharigo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:49am On Sep 06, 2013 |
agabaI23:Ofuma nu. Echeghari gom kemgbe uwa bu uwa. Icho okpu m furu egu abu ihe ojoo? Biko ga agwa ndi SPILC na edemede Igbo anyi neediri ileba anya. O gini bu ife ndia biko,nmadu ama ekwuharizi onu without dirty souls iche otherwise? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 6:45am On Sep 06, 2013 |
[clears throat] |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:31am On Sep 06, 2013 |
ifyalways: Ofuma nu.Ikpu onye ka I na-acho? Eeh Ify? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ATMC(f): 8:37pm On Sep 07, 2013 |
some pple dikwa sick...anywayz daalunu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:07pm On Sep 07, 2013 |
ATMC: some pple dikwa sick...anywayz daalunu Udi sickness gini? Dokinta, bia gwoonu haa oo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:12pm On Sep 08, 2013 |
jmoore: [clears throat]Onye nso. I choro tombo nke ai na-akwocha akpiri? agabaI23: Ikpu onye ka I na-acho? Eeh Ify?A nam acho okpu m.Okwa m fugodi okpu m tupu m kpuruzie ya? Umu nna,ife adigo. E siri m rice na azu firiji tata.Ogiri alala. Ife adigo nma. Ify no n'ofe aguru azu. Elee Nwa Darfur na Tosh |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by jmoore(m): 4:07pm On Sep 08, 2013 |
ifyalways: Onye nso.nyem malt |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:12pm On Sep 13, 2013 |
ifyalways: Onye nso.Ify na rice! ina agwokwadi abacha na salad? Anyway, nke obula di boys ga eri ya |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:39am On Sep 15, 2013 |
^ ^ a maro m agwo abacha ofuma. Umunna a nuru m na Tosh di ime,owu ezie ? Ahuru/aruru a nyuru onye ozo esigbuo m |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:59am On Sep 18, 2013 |
Threadia abanyela na one week one post. O maka gini? a. Tosh di ka onwere onye oji a shine kongo ya mere na O naghizi abia ebe a i be akwa ikpu b. Umuoma agbaala oso maka nsogbu Toshi na-enye ha c. Otele gabawago ebe O na-anyu nsi d. Dafur no na nga maka n'ojizughi ego o ji akwu ugwo ashawo ojiri mezie uzo ya na East London e. Nwanyi alakuba ekechigo Romeo final |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:47am On Sep 19, 2013 |
Faketanu m oo Nwanne onwere otu nwa Caribbean ji m aka now. No leave no transfer. Mana no fear, m jikwa style n'elegharikwa Anya maka Umu Naija. Infact m nu New York ugbua and m nuru na ndi winners chapel mega convention na New York. Ka m ga legharia Anya ebe ahu ighotara? Ndi mmehie amarala Ihe m mean-iri |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 5:52am On Sep 19, 2013 |
Ndi nmehie Chegharia my brother A si m gi kpugharia ma tughari kwa |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:54pm On Sep 19, 2013 |
toshmann: Faketanu m ooTosh onye nke m, gbadoo anya. Umu Cari makwa ka-esi asu mma. Aka m adighikwa na nke ulo uka babyosisi: Ndi nmehieKedukwa nke bu ikpughari na itughari? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by B2mario(m): 7:16pm On Sep 19, 2013 |
enweghim okwu, ma okwu m nwere wu i si umuigbo ibem mma mma! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:17am On Sep 20, 2013 |
babyosisi: Ndi nmehieKpugharia BabyO Ibiakwa ozo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:39pm On Sep 23, 2013 |
Imagine a whole me gara winners chapel convention iga legharia Anya maka Nigerian babes, garuo there jam-uo an ex girlfriend from Nigeria m chefurula kemgbe 15yrs The girl arapagide m n'ahu, kuo-ro m job m biara convention iru M si na Umu nwayi wu winch now unu si m biara ozo. Even sef the girl mee m introduce to somebody as "her man" Ara agbaala m now. Legodi ego na oge m waste-iri ebe ahu. Anyway, ka m laghachi Ohio for now. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:37pm On Sep 23, 2013 |
toshmann: Imagine a whole me gara winners chapel convention iga legharia Anya maka Nigerian babes, garuo there jam-uo an ex girlfriend from Nigeria m chefurula kemgbe 15yrsOkwa m gwara gi si ma ya buru nke ulo uka, aka m adighikwa ya. Lezienu |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:31am On Sep 24, 2013 |
The thing ka n'ewe m iwe baaad Olee nnoo mmuo ojooo butara nwa ahu my side? Ego m ji gawa ebe ahu asi na m jiri ya nye ndi "save the children" at least chineke agozie m for that, but lee nnoo otu m shiri tufuo oge na ego. M kwoo aka tiera okuko aki |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:56am On Sep 24, 2013 |
I kara akporo nke ahu mezie uzo gi. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:07pm On Sep 24, 2013 |
Amaghi m na Obi na amerika sef. De nwa amaghi kwa mma ozo. Okaaala, buo ibu. Bia nwee kwa afo Infact ihu anyi iga eche na owu nne m Mba o, ebere ya ha kpa ahu! |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:23pm On Sep 25, 2013 |
E ji m oghere a na-eme unu invite to 'World Igbo Day' 2013 na Okpara Square , Enugu. N'ubochi Sunday na-abia abia. Time: 2pm |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Emvin(m): 9:57am On Sep 26, 2013 |
Umu Igbo nma nma nuo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 10:03pm On Sep 26, 2013 |
yes, kedu ebe ha nogasi? |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by pazienza(m): 12:34am On Sep 28, 2013 |
Biko nu,unu ga akaba aru ka unu chegharia,maka na uwa na-acho IKPU, unu ga agba mbo ka unu buru biburu unu na-AMU. |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:57am On Sep 28, 2013 |
pazienza: Biko nu,unu ga akaba aru ka unu chegharia,maka na uwa na-acho IKPU, unu ga agba mbo ka unu buru biburu unu na-AMU.nkele wu ya. A nam amu akwukwo nso m 24/7. O diro easy |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:13pm On Sep 28, 2013 |
Ndi Igbo shi na 'ukwu nanyi na mba ajoka'. Nke anyi gaziere anyi o..ise ooo |
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:00pm On Sep 28, 2013 |
pazienza: Biko nu,unu ga akaba aru ka unu chegharia,maka na uwa na-acho IKPU, unu ga agba mbo ka unu buru biburu unu na-AMU. ndi chineke ga akpo oku agbaala plural ahula m onye m ka mma o ifynkwa ihukwara ihe m huga ngaa? |
(1) (2) (3) ... (173) (174) (175) (176) (177) (178) (179) ... (227) (Reply)
Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 36 |