Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,194,196 members, 7,953,718 topics. Date: Friday, 20 September 2024 at 12:37 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (178) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (301043 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (175) (176) (177) (178) (179) (180) (181) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:44am On Oct 08, 2013
fromuk: Happy Sunday onye obula, nke di M&A onye na ya gaziere ya.
Toshnwanyi na Agaba ahuru m ka unu is na a'runu riot ebe unu asa no. Ebere m abataraya asa ga AMA na trap onu.
Adaobi Biko abakwala one chance Oke mgbi na Abu a no ebe.

Ify Biko achoro m permenant asa I ga ehelpu? Abeg no give one wey tosh and Agaba don manhandle.
FromOtu,kedu ije?
I luchana ulo anyi?
Kedu udi asa I choro?E chefuola m spec gi. Azuka ka obu Obiamaka? I chokwa odo-n'iru-odo-n'azu,Ify can provide. Nye m details cheesy

toshmann: seri777 na graviton ndewonu o cheesy
unu abiaruola ogbako igbo nke di na nairalandi.

n'ebe a, a wu m chairman cool
aha m wu toshmann nwa mama
the anu ana agba egbe o n'acho condom 1 of umumkpi

unu biara nke oma. . . ndewo nu. . . lekwanu oji taa smiley
Mkpi. Ebere Serry na-emere m in advance. Nna,On a serious note,elekwanu Darfur? A nam e-miss that boy badly. cry

Serry na Graviton ndewo nu.
Achi so nwa Fulani e kuchiela gi? agha dikwa.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:34pm On Oct 08, 2013
Ifynkwa cheesy

Onye ojoo wink

ify kedu ihe i-mean-iri by "ebere serri na emere m in advance"? serry o gwara gi na onwere any problem? angry
igaghi ahapu serry ka onuo mmiri tomara gi iko?

serri biko ezigbo nwanne m nwayi egegwala ify nti from now on, ify wu onye obi olugbo, onaghi a-like-i ihe na agara onye ozo mma. . . zekwara ya o, even sef anuru m na o na agwo ogwu ego grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Graviton(m): 4:30pm On Oct 08, 2013
toshmann: seri777 na graviton ndewonu o cheesy
unu abiaruola ogbako igbo nke di na nairalandi.

n'ebe a, a wu m chairman cool
aha m wu toshmann nwa mama
the anu ana agba egbe o n'acho condom 1 of umumkpi

unu biara nke oma. . . ndewo nu. . . lekwanu oji taa smiley
nwanne'm o!
Ya dikwara gi nma...onye wetere oji wetere ndu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Graviton(m): 4:33pm On Oct 08, 2013
ifyalways: FromOtu,kedu ije?
I luchana ulo anyi?
Kedu udi asa I choro?E chefuola m spec gi. Azuka ka obu Obiamaka? I chokwa odo-n'iru-odo-n'azu,Ify can provide. Nye m details cheesy


Mkpi. Ebere Serry na-emere m in advance. Nna,On a serious note,elekwanu Darfur? A nam e-miss that boy badly. cry

Serry na Graviton ndewo nu.
Achi so nwa Fulani e kuchiela gi? agha dikwa.
ndewo, ify....a'neme kele kwa
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 11:19am On Oct 09, 2013
Ndewo nu o.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:19pm On Oct 09, 2013
Tosh ele Darfur angry cry

Kreami,ndewo. Kedu ka i mere?
Graviton.Imela. A bum onye Abia steeti,onye ebe ka i bu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Graviton(m): 6:33pm On Oct 09, 2013
ifyalways: Tosh ele Darfur angry cry

Kreami,ndewo. Kedu ka i mere?
Graviton.Imela. A bum onye Abia steeti,onye ebe ka i bu?
a'bum onye Imo Steeti but nma'm bu onye Abia...a'fum ndi Abia na anya
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 6:38pm On Oct 09, 2013
ifyalways: Tosh ele Darfur angry cry

Kreami,ndewo. Kedu ka i mere?
Graviton.Imela. A bum onye Abia steeti,onye ebe ka i bu?


Ify,ekelela m gi otu i si wee nabata m. Abu m nwa afo Abia steeti. Ututu no na Arochukwu local gomenti. Mana Di m bu onye Imo steeti.

Eji m aka na anyi ga ano nke oma ebe a.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by danahart(f): 8:26pm On Oct 09, 2013
Igbo ndi muru m ekele m unu ooo, Onye biri ibe ya biri kwa oooo.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:06pm On Oct 09, 2013
ifyalways: Tosh ele Darfur angry cry



Oleekwanu egwuregwu di nke a? angry ihe a o wu diversionary tactic iji choo ime escape judgement?
Ify! Ify! Ify-na-aku-nkwa!!! On the day of reckoning, I ga agwa umuafrika ihe iji darfur mee angry
Last time anyi huru darfur, he was health and happy, and gi na ya nu. Now we no see am again. I ga aza ajuju very soon angry


Kreami,ndewo. Kedu ka i mere?
Graviton.Imela. A bum onye Abia steeti,onye ebe ka i bu?

Eziokwu, abia steti indeed.
Kreami-diva, Ify enweghi state of origin. grin ichoro any dialect ugbua Ify ga asu ya sharp-sharp grin. And onweghi ebe Ify n'ebibeghi. London, Rome, Milan, Ireland, Amsterdam, even Cairo- Ify was there. And Ghana too. Accent Igbo nile Ify na asu ya.
Right now anyi amaghi her real state of origin. Infact anyi na eme suspect na Ify wu secret agent ndi KGB. But agaghi m ekwu more details na nke ahu:

inwerike bia my side later tonight for detailed information, ighotala? wink
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:09pm On Oct 09, 2013
danahart: Igbo ndi muru m ekele m unu ooo, Onye biri ibe ya biri kwa oooo.
Ndewo, Ada di Ora mma cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:49am On Oct 10, 2013
toshmann:


Oleekwanu egwuregwu di nke a? angry ihe a o wu diversionary tactic iji choo ime escape judgement?
Ify! Ify! Ify-na-aku-nkwa!!! On the day of reckoning, I ga agwa umuafrika ihe iji darfur mee angry
Last time anyi huru darfur, he was health and happy, and gi na ya nu. Now we no see am again. I ga aza ajuju very soon angry



Eziokwu, abia steti indeed.
Kreami-diva, Ify enweghi state of origin. grin ichoro any dialect ugbua Ify ga asu ya sharp-sharp grin. And onweghi ebe Ify n'ebibeghi. London, Rome, Milan, Ireland, Amsterdam, even Cairo- Ify was there. And Ghana too. Accent Igbo nile Ify na asu ya.
Right now anyi amaghi her real state of origin. Infact anyi na eme suspect na Ify wu secret agent ndi KGB. But agaghi m ekwu more details na nke ahu:

inwerike bia my side later tonight for detailed information, ighotala? wink
Tosh eburula bata 18. Ify zuru ka eme. O jaa gi the thing i yoo biko.

toshmann:
Ndewo, Ada di Ora mma cheesy
Egwuruegwu! Toshi leee. O huru nwanyi kwe onwu 1 of Nairaland. The crownprince of Umumkpi. Anu a na-agba egbe O na-acho condom. A gbakarie O siwe imi na g string. O ji aka adowa crotchet.
Tosh o kenekwa!!!!

Carry go! I choo condom, I kpoturu m bu agaba, enyi gi nwoke! grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 7:47am On Oct 10, 2013
Nna eh... Unu ga egbukwa mmadu ebe a o.

Ochi atogbuola m ooo cheesy grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 3:19pm On Oct 10, 2013
kreami diva: Nna eh... Unu ga egbukwa mmadu ebe a o.

Ochi atogbuola m ooo cheesy grin grin grin

Nne chiwa nno, O chi gi nyere gi eze.

Toshi, before I buru bata, Kreami bu nwunye enyioko karikwa ma igworo O deshi. Di ya nwekwa egbe di nta grin
O maka adighi ama ama, achoghi m ka ighoo mgbada wink grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 8:16pm On Oct 10, 2013
ifyalways: FromOtu,kedu ije?
I luchana ulo anyi?
Kedu udi asa I choro?E chefuola m spec gi. Azuka ka obu Obiamaka? I chokwa odo-n'iru-odo-n'azu,Ify can provide. Nye m details cheesy
uyo kwa uyo magi. Iri anyaa? Biko chowaram bakassi and frontassi, de combo na Egbum egbu. Nshi na ihu bido ma endia na azu. Biko Ekwe Kwala ka Oke mgbi aboua no ebe hu ya wu sisi eko, ike ha adirom @ the moment. Ichokwanu ga ahu gi Abia anyi ako the ugbo as usual. Nothing mega.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:26am On Oct 11, 2013
fromuk: uyo kwa uyo magi. Iri anyaa? Biko chowaram bakassi and frontassi, de combo na Egbum egbu. Nshi na ihu bido ma endia na azu. Biko Ekwe Kwala ka Oke mgbi aboua no ebe hu ya wu sisi eko, ike ha adirom @ the moment. Ichokwanu ga ahu gi Abia anyi ako the ugbo as usual. Nothing mega.

anya huru deal nwere share cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:25am On Oct 11, 2013
Graviton: a'bum onye Imo Steeti but nma'm bu onye Abia...a'fum ndi Abia na anya
nwanne nmadu.
A gara m "trial marriage" abuo na imo state, o nweghi nke dabara(story for another day) cheesy ,gakwa akwukwo n'ala Imo.

Ndewo. Happy weekend.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:30am On Oct 11, 2013
kreami diva:


Ify,ekelela m gi otu i si wee nabata m. Abu m nwa afo Abia steeti. Ututu no na Arochukwu local gomenti. Mana Di m bu onye Imo steeti.

Eji m aka na anyi ga ano nke oma ebe a.
mirima m oh

Ada mazi. A mam Ututu very well. After Ututu, o wuru Ihechiowa. Nna m na-akpo m aga eri anu nchi na Ututu. Ima dee "Linto" ? A gara m Linto's night sef cheesy

I kara aka. Ya gazie.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:37am On Oct 11, 2013
fromuk: uyo kwa uyo magi. Iri anyaa? Biko chowaram bakassi and frontassi, de combo na Egbum egbu. Nshi na ihu bido ma endia na azu. Biko Ekwe Kwala ka Oke mgbi aboua no ebe hu ya wu sisi eko, ike ha adirom @ the moment. Ichokwanu ga ahu gi Abia anyi ako the ugbo as usual. Nothing mega.
Enyi biko ihea wu 2013. Ify akwusila ime "corner corner" business. Ele nke wu "m chokwa, anyi ahu"?
I choro Ify ka I choro ada Ify? Decide cheesy

Btw, a naghizi m ana CC . Cash transactions only.

Anyi ri nma. Ele etu ndi uyo gi mere? Nnenne na umu gi e mere olia?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:44am On Oct 11, 2013
danahart: Igbo ndi muru m ekele m unu ooo, Onye biri ibe ya biri kwa oooo.
ndewo ada Owere. Okwa di oke nkpa : Zere nwa amadi a,a na-akpo Toshman.
O quote-ia gi :your pant is off
O like-ia postu gi: your crochet is gone
You reply him : nne I dikwala ime be that.

FromUk wu gentleman. Agaba wu retired "agbero" . Choose wisely
LOL
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Graviton(m): 10:10am On Oct 11, 2013
ifyalways: nwanne nmadu.
A gara m "trial marriage" abuo na imo state, o nweghi nke dabara(story for another day) cheesy ,gakwa akwukwo n'ala Imo.

Ndewo. Happy weekend.
chai...e'ga koro'm akukô...a'na'me chekwa gi o!

Ndewo, Weekend'aa di kwara gi mma...e'chezo'kwana e'gi'm akukô [s](you owe me an account of the happenings)[/s]
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 4:31pm On Oct 11, 2013
kreami diva:


Ify,ekelela m gi otu i si wee nabata m. Abu m nwa afo Abia steeti. Ututu no na Arochukwu local gomenti. Mana Di m bu onye Imo steeti.

Eji m aka na anyi ga ano nke oma ebe a.

Ekuo ihe nk'a ngen, eh? Nne, ndaa kwan aga I mere? I di kwahu ele onye Ututu n'ezi! M bu onye Arochukwu; anyi na nde Ututu bu nwanne.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:55pm On Oct 11, 2013
ifyalways: ndewo ada Owere. Okwa di oke nkpa : Zere nwa amadi a,a na-akpo Toshman.
O quote-ia gi :your pant is off
O like-ia postu gi: your crochet is gone
You reply him : nne I dikwala ime be that.

FromUk wu gentleman. Agaba wu retired "agbero" . Choose wisely
LOL
Business woman, O maka fromOtu na-enye job ka i ji kpoyaa gentleman. O buru na from otu Wu Gentleman, then Buhari bu onye PDP.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:41pm On Oct 11, 2013
agabaI23: Business woman, O maka fromOtu na-enye job ka i ji kpoyaa gentleman. O buru na from otu Wu Gentleman, then Buhari bu onye PDP. . . . . . . .
. . . . . . . and nne-nne m wu virgin angry

grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:06am On Oct 12, 2013
toshmann: . . . . . . . and nne-nne m wu virgin angry

grin grin grin
Inukwaaa grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:40am On Oct 12, 2013
Agaba na Tosh,ike unu abuo adighi m. cheesy

Graviton,lol. M ga akoro gi di akuko otu ubochi anwu n'amu. tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 12:24pm On Oct 12, 2013
odumchi:

Ekuo ihe nk'a ngen, eh? Nne, ndaa kwan aga I mere? I di kwahu ele onye Ututu n'ezi! M bu onye Arochukwu; anyi na nde Ututu bu nwanne.

Nwanna odi laa Nda l'imere Abu m onye ukwuakwu. Ndi ule inyi mere a? Okwu ala anyi tokwahu eleghe mmanu anu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 12:26pm On Oct 12, 2013
ifyalways: mirima m oh

Ada mazi. A mam Ututu very well. After Ututu, o wuru Ihechiowa. Nna m na-akpo m aga eri anu nchi na Ututu. Ima dee "Linto" ? A gara m Linto's night sef cheesy

I kara aka. Ya gazie.

Ify,ndewo. I bu onye ebe kwanu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 12:31pm On Oct 12, 2013
agabaI23: Nne chiwa nno, O chi gi nyere gi eze.

Toshi, before I buru bata, Kreami bu nwunye enyioko karikwa ma igworo O deshi. Di ya nwekwa egbe di nta grin
O maka adighi ama ama, achoghi m ka ighoo mgbada wink grin grin

grin grin grin grin

Kedu nke bu egbe dinta? Di m nwere dobul barreli.

Odika tosh na achu nwanyi nke ukwu.

Kedu udi nke o na alike Ndi na alubeghi di,ndi no na di ka obu umu nwanyi isi mkpe grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 1:19pm On Oct 12, 2013
^^^^

all of the above

gringringringrin

Torchman bu oke agu na adogbu umunwanyi ...onye obula na eze ya eze ka mgbogrin

Ifybekee kee nke na eme nu?
Nne nwata fulani aghu aragbugokwa m ocheesy

@thread--odika umuasa ebidogo dabatawa na this place?

ify biko arrange one for metongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:57pm On Oct 12, 2013
kreami diva:

grin grin grin grin

Kedu nke bu egbe dinta? Di m nwere dobul barreli.

Odika tosh na achu nwanyi nke ukwu.

Kedu udi nke o na alike Ndi na alubeghi di,ndi no na di ka obu umu nwanyi isi mkpe grin
Nne, Tosh enweghi Choice. Nke o bula o huru, o maburu. Maka Tosh, otu bu otu. O na na di, ma o kwuru onwe ya. Buru bia
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:26pm On Oct 12, 2013
achi4u: ^^^^

all of the above

gringringringrin

Torchman bu oke agu na adogbu umunwanyi ...onye obula na eze ya eze ka mgbogrin


agabaI23: Nne, Tosh enweghi Choice. Nke o bula o huru, o maburu. Maka Tosh, otu bu otu. O na na di, ma o kwuru onwe ya. Buru bia

Ndi iro m agbaala plural sad

Kreami diva

Nne, tosh wu nwa chi n'emere. Nwokorobia n'amaghi nwayi. Biko a wu m Nwoke Oma.

Ndi a nile n'emere m Anya ufu maka na a wu m bobo cool

(1) (2) (3) ... (175) (176) (177) (178) (179) (180) (181) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 50
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.