Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,194,825 members, 7,956,121 topics. Date: Monday, 23 September 2024 at 03:29 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (177) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (301239 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (174) (175) (176) (177) (178) (179) (180) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngbokwu: 10:21pm On Sep 29, 2013
Igbo Ndị ọma, nara nụ ekele.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 11:09pm On Sep 29, 2013
toshmann:

ndi chineke ga akpo oku agbaala plural grin

ahula m onye m ka mma o cheesy

ifynkwa ihukwara ihe m huga ngaa? grin
Tosh I bu Rev Fr ebe onye nke a no.
Olee nga oshi makaputa?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:28pm On Sep 30, 2013
toshmann:

ndi chineke ga akpo oku agbaala plural grin

ahula m onye m ka mma o cheesy

ifynkwa ihukwara ihe m huga ngaa? grin
Nna di guy wu otele ojoo.
A nam acho Darfur ka anyi mukorita akwukwo nso maka na onye na-amu,ndu ya a na-adi nma.

Agaba,kedu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:35pm On Sep 30, 2013
ifyalways: Nna di guy wu otele ojoo.
A nam acho Darfur ka anyi mukorita akwukwo nso maka na onye na-amu,ndu ya a na-adi nma.

Agaba,kedu?
A no m ya. I nozikwa voice mail full time. Biz o na-agakwa?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by MariaGoretti: 6:53pm On Sep 30, 2013
Unu meziri eriri a abandon, okwa ya?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 4:10pm On Oct 01, 2013
gringrin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 10:52pm On Oct 01, 2013
Igbo m ji aga mba, kedu ka unu mere ooo? Nwa afo na ekele unu nihi ta bu ubochi amuru obodo anyi a bu Naijiria. Nani Chineke bi n'igwe ma ihe mere onodi anyi a ji diri ka o is diri, mana anyi enwela obi ojoo. Ka anyi na ayo Chukwu ka ihe na adiri anyi nma site na aha Jesu di nwenu anyi! Isee! Unu daruo ala rie nka!

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngbokwu: 9:11am On Oct 02, 2013
odumchi: Igbo m ji aga mba, kedu ka unu mere ooo? Nwa afo na ekele unu nihi ta bu ubochi amuru obodo anyi a bu Naijiria. Nani Chineke bi n'igwe ma ihe mere onodi anyi a ji diri ka o is diri, mana anyi enwela obi ojoo. Ka anyi na ayo Chukwu ka ihe na adiri anyi nma site na aha Jesu di nwenu anyi! Isee! Unu daruo ala rie nka!
Ka ngọzi dịrị aha nsọ ya.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:51pm On Oct 02, 2013
Agaba,udo di. Maria,imakwa e,its hard to believe that after all the love nwantiti gi na Tosh kuru na threadia,unu abuo buzi past tense ugbu a cheesy tongue
Achi Ofe kedu nke mere last? Odumchi ele aga i di?
Ngbokwu,ndewo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Livinusc(m): 10:14am On Oct 03, 2013
Andre Uweh: Abia---ekelem
Anambara---ekelem
Anioma---Ekelem
Ebonyi---ekelem
Enugwu---ekelem
Imo---ekelem
Rivas upland---ekelem
Igbo zuru uwa n'ile--ekelem unu dum.
Mmadu agaanu ebea oo,umu Anambra zuru ezu ekele oo,umu Nnewi south nke Osumenyi di n'ime ya amam na unu na-anu olum,umu Igbo kazue nu nka ooooo....Iseeeeee
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Livinusc(m): 10:16am On Oct 03, 2013
Andre Uweh: Abia---ekelem
Anambara---ekelem
Anioma---Ekelem
Ebonyi---ekelem
Enugwu---ekelem
Imo---ekelem
Rivas upland---ekelem
Igbo zuru uwa n'ile--ekelem unu dum.
Andre Uweh: Abia---ekelem
Anambara---ekelem
Anioma---Ekelem
Ebonyi---ekelem
Enugwu---ekelem
Imo---ekelem
Rivas upland---ekelem
Igbo zuru uwa n'ile--ekelem unu dum.
Mmadu agaanu ebea oo,umu Anambra zuru ezu ekele oo,umu Nnewi south nke Osumenyi di n'ime ya amam na unu na-anu olum,umu Igbo kazue nu nka ooooo....Iseeeeee
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by woky: 2:28pm On Oct 03, 2013
hw i wish i knw hw to write in igbo... I was born and brought up in north(kano) am rily enjoyn d way guys ar flowin, for dat i must learn and join u guys.. Proudly IGBO
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 3:51pm On Oct 03, 2013
ifyalways: Agaba,udo di. Maria,imakwa e,its hard to believe that after all the love nwantiti gi na Tosh kuru na threadia,unu abuo buzi past tense ugbu a cheesy tongue
Achi Ofe kedu nke mere last? Odumchi ele aga i di?
Ngbokwu,ndewo

Ify, m dikwa nma o. Ndaa aga umunne m mere? I nanwa elekotazikwara m wo anya?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:42pm On Oct 03, 2013
O dimma Ify. Mere gawa!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:11pm On Oct 05, 2013
agabaI23: Tosh I bu Rev Fr ebe onye nke a no.
Olee nga oshi makaputa?
archbishop ka m wu ebe onye a nu grin
ifyalways: Nna di guy wu otele ojoo.
A nam acho Darfur ka anyi mukorita akwukwo nso maka na onye na-amu,ndu ya a na-adi nma.

darfur nke ole? angry angry
bia ify, njakiri go back, i mara ihe imere nwanne m nwoke bidokwa ugbua kwuwe eziokwu.
1. darfur wu a happy man until ya e-meet-ia gi, since then iriria-iriria from one hospital to another
2. darfur ne eme socialize until ya meet-ia gi, since then onaghi aza phone ya
3. onweghikwa onye ma ebe darfur nu up till today
4. mgbe inu na aku nkwa, kuputa tata recently(by the way anyi kwesiri ime party maka de nwa cheesy , especially if umuasa ga abia de party) but oge i na aku de nkwa ichetaghi darfur, ikuchaala de nkwa now chowa my man angry

ify, ify, ify ifyyyyumuagbara angry hapu darfur ka darfur nwere onwe ya. darfur wu poor man before ya amata gi, but now darfur wuzi headquarters of povety grin
odika ojighi edo internet self. unu biko gaa london gaa kpoputanu ya o, owughi onye obula ga ebi na ala bekee grin

and talking about london, olee otele na adaobi? undecided
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:42pm On Oct 05, 2013
toshmann:
archbishop ka m wu ebe onye a nu grin


darfur nke ole? angry angry
bia ify, njakiri go back, i mara ihe imere nwanne m nwoke bidokwa ugbua kwuwe eziokwu.
1. darfur wu a happy man until ya e-meet-ia gi, since then iriria-iriria from one hospital to another
2. darfur ne eme socialize until ya meet-ia gi, since then onaghi aza phone ya
3. onweghikwa onye ma ebe darfur nu up till today
4. mgbe inu na aku nkwa, kuputa tata recently(by the way anyi kwesiri ime party maka de nwa cheesy , especially if umuasa ga abia de party) but oge i na aku de nkwa ichetaghi darfur, ikuchaala de nkwa now chowa my man angry

ify, ify, ify ifyyyyumuagbara angry hapu darfur ka darfur nwere onwe ya. darfur wu poor man before ya amata gi, but now darfur wuzi headquarters of povety grin
odika ojighi edo internet self. unu biko gaa london gaa kpoputanu ya o, owughi onye obula ga ebi na ala bekee grin

and talking about london, olee otele na adaobi? undecided

Toshmann grin Kedu ?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 8:08pm On Oct 05, 2013
Agaba Ekwe nka, ika di ndu? Felimbobo kwanu? Enwere m ike iji felimbobo hazie onwem na abalia? Biko ojim baddd.!!!!.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:42pm On Oct 05, 2013
FromUK
Inweghi nsogbu. Jus kpoturu Toshnwanyi. Ya nwa ka m hanyere ya na aka. Ejighizi m akara ekwe nti ya.

Presido! Hmmmm, achoro m isi ma ifuru uzo. Gi kwa na threadia. Kedu maka nnenneigbo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:20pm On Oct 05, 2013
adaobi123:

Toshmann grin Kedu ?

Adaobi,adi m mma, kedu ka imere? elee otele? Nwanne ya nwayi ji m ugwo irukwuru-irukwuru cool

FromUK Kele owu Anya? Ka owu spirit?

Faketan, kedukwanu nke wu na m ji number Felicia? angry
Nwanne jide onwe gi o. Ukwu m akpabeghi London kemgbe 5 yrs. and by the way m ga agbali laruo London next yr, jikwa u style ahu laruo Naija, oteela m Lara ulo, I hope dem never cut down the tree m ji Mara Uzo ulo grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:46am On Oct 06, 2013
ifyalways: Agaba,udo di. Maria,imakwa e,its hard to believe that after all the love nwantiti gi na Tosh kuru na threadia,unu abuo buzi past tense ugbu a cheesy tongue
Whaaaaat!!!!!! shocked
I didn't see this angry
Onye gwara gi? Ashiri gbala ute. Who tell you. Mu na Asa m nuzi a different level now. Anyi agafego nke PDA ( public display of affection) and nuzi na new levels now. And the more you look. . . . .. . . . . . . . . . . . tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 8:25am On Oct 06, 2013
toshmann:

Adaobi,adi m mma, kedu ka imere? elee otele? Nwanne ya nwayi ji m ugwo irukwuru-irukwuru cool

FromUK Kele owu Anya? Ka owu spirit?

Faketan, kedukwanu nke wu na m ji number Felicia? angry
Nwanne jide onwe gi o. Ukwu m akpabeghi London kemgbe 5 yrs. and by the way m ga agbali laruo London next yr, jikwa u style ahu laruo Naija, oteela m Lara ulo, I hope dem never cut down the tree m ji Mara Uzo ulo grin

Chai. All this igbo for me. cry grin embarassed
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 5:16pm On Oct 06, 2013
Happy Sunday onye obula, nke di M&A onye na ya gaziere ya.
Toshnwanyi na Agaba ahuru m ka unu is na a'runu riot ebe unu asa no. Ebere m abataraya asa ga AMA na trap onu.
Adaobi Biko abakwala one chance Oke mgbi na Abu a no ebe.

Ify Biko achoro m permenant asa I ga ehelpu? Abeg no give one wey tosh and Agaba don manhandle.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 6:21pm On Oct 06, 2013
igbo bu igbo ana m ekele oooo!!

kemgbe m na nwada onye fulani(ndi ahu na achighari efi awusa)chibachara okpa n'ulo ura anaghizi atugrin
every night bu oke oru na imi ife omimi tongue

in fact, ano m na elu ife ugbuacheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:12pm On Oct 06, 2013
toshmann:
archbishop ka m wu ebe onye a nu grin



I kaara akpo onwe gi pope.
Tosh O wu rev fada ka I bu
Ihe di iche na gina ya wu nani aha grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ngokafor(f): 7:18pm On Oct 06, 2013
Ndi banyi ndewonu!..*wish i can write Igbo as perfectly as i speak!* cry cry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:38pm On Oct 06, 2013
adaobi123:

Chai. All this igbo for me. cry grin embarassed

only the first sentence grin , i was asking of otele and his sister, also telling that his sister is owing me some love making cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 7:40pm On Oct 06, 2013
toshmann:

only the first sentence grin , i was asking of otele and his sister, also telling that his sister is owing me some love making cool

Smh. angry I don't know about otele. He hasn't been online for ages.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 7:48pm On Oct 06, 2013
adaobi123:

Smh. angry I don't know about otele. He hasn't been online for ages.
i hope he's okay undecided . .

by the way why are you frowning? . . . na you de owe me s3x? i said it's otele's sister and you de vex on her behalf
by the way she's about 27-28yrs, so she's capable and entitled to s3x-as-you-go angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 8:47pm On Oct 06, 2013
Kedu ndi no ebe a? cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:52am On Oct 07, 2013
Ndi igbo ibem jokwanuuooo,abum nwanne unu nwanyi si na Bende, Abia Steeti ,
egwu anyi bu onye aghala nwanne ya

ka ogaziere onye obula bu onye igbo maka na anyi bu ndi udo

IGBO EKENEKWAM OZO,
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Graviton(m): 1:15pm On Oct 07, 2013
ndi Igbo no e'ba, ekelem unu
Afam bu Okemdinachi, esim Imo State...ya dikwara unu nma
Anama su'li Igbo ofuma but a'nam à muta
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:57am On Oct 08, 2013
seri777 na graviton ndewonu o cheesy
unu abiaruola ogbako igbo nke di na nairalandi.

n'ebe a, a wu m chairman cool
aha m wu toshmann nwa mama
the anu ana agba egbe o n'acho condom 1 of umumkpi

unu biara nke oma. . . ndewo nu. . . lekwanu oji taa smiley

(1) (2) (3) ... (174) (175) (176) (177) (178) (179) (180) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 39
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.