Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,999 members, 7,817,955 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 11:53 PM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (181) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292472 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (178) (179) (180) (181) (182) (183) (184) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:31pm On Oct 14, 2013
ifyalways: iwu onye apari. E kwela m cheta ihe m chefurula echefu. angry
Mgbe m join-iri Nld na threadia, awu m nwa agbogho na amaghi nwoke,birikwa na Ireland then.
Fiam. . .Ikomi e sendira m ticket si m biawa london na oga alu m alu. angry O dorie m for 2 whole weeks,discharge m without pay na Cardiff. Agaba e buru m from there with sympathy vote. cheesy Tupu m na aghota ihe n'eme,a huru m onwe m n'ulo Presido1. cry
From there Romanus eshi ebe oshi dabata london,buru m ga Spain unto trial marriage. A no m na Spain Tosh a puta na nga na London. Darfur being Onuku enye Tosh ego ka o buhachite m back to London. Tosh mee order but to his room first. angry

Tosh e mela m cheta ihe mere na 1800. embarassed
Ify Biko wepu aha m na list gi angry
And by the way, itinyeghi oge ibi na Italy, Amsterdam na Rome. All those towns na Eastern Europe igara biri "alone", kedu Onye gi na ya nu then?. Ulo Onye ka igara?
Ify Biko wepu tosh na Cardiff ahu idere ebe ahu, ibiala Cardiff mbu? Ima ebe Cardiff nu?
Biko jide onwe gi aka o. Ndi na acho m na Cardiff di many already achoghi m i-add-i gi to the list angry

Right now adighi m sure na enweghi 1 or more kids chega m na Cardiff, . . . Upon all my condoms. Sometimes the thing towa pieces condom agbawa, uto ya aputa ihe cheesy

Anyways. .
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 6:00am On Oct 15, 2013
Ify,i boola chi

Biko Onye Buh di gi? Ahuru m ihe mmadu dere na post-u ya kpoo di gi. M si kam juo gi.

Re: ... by jennykadry(f): 6:13am On Jul 23, 2012I am just going to go with what [b]ify's husband [/b]said, that some stories on NLD are not real, before I carry another persons headache join for the one I get already.This thread starter is a joke!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:43am On Oct 15, 2013
kreami diva: Ify,i boola chi

Biko Onye Buh di gi? Ahuru m ihe mmadu dere na post-u ya kpoo di gi. M si kam juo gi.

Re: ... by jennykadry(f): 6:13am On Jul 23, 2012I am just going to go with what [b]ify's husband [/b]said, that some stories on NLD are not real, before I carry another persons headache join for the one I get already.This thread starter is a joke!

Heheheeeeee grin
Akpa amu ndi ara! cheesy
Ify ngwa Zaa ajuju. . . Onye bu di gi?

Ify abaala voicemail grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:51pm On Oct 15, 2013
Kreami,ihe mere nu wu na I ga agba mbo choputa di year na month ihe ahu mere.

Anyi no na di sixth di ugbu a,ma a gupu trial marriage asato n'ihi ya,e nweghi m ike icheta onye nke Jenny n'ekwu maka ya.

Tosh onye apari,ify e nweghi ike igba oso maka nkwa o kurula aku. A naghi m eri ago. I cheta year,month and day e mere that quote then m cheta onye nwu iko m then.

Very simple cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:56pm On Oct 15, 2013
ifyalways: Kreami,ihe mere nu wu na I ga agba mbo choputa di year na month ihe ahu mere.

Ano na di sixth di,ma a gupu trial marriage asato n'ihi ya,e nweghi m ike icheta onye nke Jenny n'ekwu maka ya.

Tosh onye apari,ify e nweghi ike igba oso maka nkwa o kurula aku. A naghi m eri ago. I cheta year,month and day e mere that quote then m cheta onye nwu iko m then.

Very simple cheesy

Ifynkwa cheesy
Owu ihe m ji like-ia gi wink

Inaghi eri-ago cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 8:06pm On Oct 15, 2013
ifyalways: Kreami,ihe mere nu wu na I ga agba mbo choputa di year na month ihe ahu mere.

Ano na di sixth di,ma a gupu trial marriage asato n'ihi ya,e nweghi m ike icheta onye nke Jenny n'ekwu maka ya.

Tosh onye apari,ify e nweghi ike igba oso maka nkwa o kurula aku. A naghi m eri ago. I cheta year,month and day e mere that quote then m cheta onye nwu iko m then.

Very simple cheesy

Ify...... grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin

Ike gi agwula m! July 23 2012 ka Jenny kwuru ya bu okwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:21pm On Oct 15, 2013
kreami diva:

Ify...... grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin

Ike gi agwula m! July 23 2012 ka Jenny kwuru ya bu okwu.
Ugbu a ka i biara.

July last year? O dika o tenure Darfur undecided Ele coach Tosh,onye no na game then? A dim quite sure na owu oge Darfur nu na inside 18. Agaba nokwa na bench then while Achi so na first eleven.

Coach Tosh,Owu m ugha ? cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:25pm On Oct 15, 2013
Kreami,i wecha iwe na threadi nke ozo ahu,i bia ebe a cool-uo temper inu? kiss kiss

Uwa bu obi oma. E kwela onye obula especially e-characters who as far as i know might just be jonzing make you lose you cool. kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by swagqueen(f): 10:34pm On Oct 15, 2013
?.........
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 12:46am On Oct 16, 2013
ifyalways: Kreami,i wecha iwe na threadi nke ozo ahu,i bia ebe a cool-uo temper inu? kiss kiss

Uwa bu obi oma. E kwela onye obula especially e-characters who as far as i know might just be jonzing make you lose you cool. kiss

Ify,i gaa na posts m nile,o nwebeghi ebe m koro onu with onye obula. Mana elechala nwatakiri ahu anya choputa na o nwere onu ojo. Ya na 2sex.y koro onu the oda day,ya na Babyosisi and today o choro m. Nogen sef no n'asi m ewela iwe maka French ha na-asu mana yanwa ana acho ihe m ga-ekwu!

Iwe were m nke ukwu o.

Obi m na-agwa m na nwatakiri ahu adighi real. Onwere many things yiri asi.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:21am On Oct 16, 2013
ifyalways: Ugbu a ka i biara.

July last year? O dika o tenure Darfur undecided Ele coach Tosh,onye no na game then? A dim quite sure na owu oge Darfur nu na inside 18. Agaba nokwa na bench then while Achi so na first eleven.

Coach Tosh,Owu m ugha ? cheesy

ifynkwa cheesy cheesy
biko ajukwala m, amaghi m way gi, umu boys nile ikporo aha ha amaghi way gi,
onweghi onye ma way gi grin

nani gi ma way gi. . . . and nani gi ma onye gi na ya nu n'aku nkwa last yr. . . . or may be imaghi o undecided undecided bc sometimes ina aku nkwa left right and center so imaghizi onye gi na ya na aku de thing or should i say, ndi gi na ha n'aku de thing grin

but biko ajukwala m. onweghi ihe m ma. . .awu m innocenti
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 4:26am On Oct 16, 2013

my post # 6666 shocked grin cool
ifynkwa cheesy cheesy
biko ajukwala m, amaghi m way gi, umu boys nile ikporo aha ha amaghi way gi,
onweghi onye ma way gi grin

nani gi ma way gi. . . . and nani gi ma onye gi na ya nu n'aku nkwa last yr. . . . or may be imaghi o undecided undecided bc sometimes ina aku nkwa left right and center so imaghizi onye gi na ya na aku de thing or should i say, ndi gi na ha n'aku de thing grin

but biko ajukwala m. onweghi ihe m ma. . .awu m innocenti

na wa o cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by swagqueen(f): 7:54am On Oct 16, 2013
toshmann:


na wa o cheesy

Tosh man,i boola chi?

Monicker ole ka i nwere? Kedu nke i na e-quote onwe gi up and down

Biko ify,kedu ebe i no n'ututu a?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:53pm On Oct 16, 2013
swag queen:

Tosh man,i boola chi?

Monicker ole ka i nwere? Kedu nke i na e-quote onwe gi up and down

Biko ify,kedu ebe i no n'ututu a?
Nwanne daalu wink

Kedu nke wu monicker?
Anyways, nani one queen ka m nwere, and the queen ji swag n'agaghari cool kiss
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:20pm On Oct 16, 2013
toshmann:
Nwanne daalu wink

Kedu nke wu monicker?
Anyways, nani one queen ka m nwere, and the queen ji swag n'agaghari cool kiss
Iti.
Iji ego skull gi gba arabanko with feli na Cardiff. I hula uwa gi?

Moniker wu handle gi. Aha I na-aza ebe a.
Iti mpataka. I ji m ugwo "nkwa" maka this tutorial. I di na mbu mara na Ify anaghi eme ogo free cheesy

Kremi iwe gi da juo. Nld wu ama egwuregwu, e kwela onye o bula kpasuo gi iwe.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 8:23pm On Oct 16, 2013
Nsogbu adighi
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:17am On Oct 17, 2013
ifyalways:
Iti.
Iji ego skull gi gba arabanko with feli na Cardiff. I hula uwa gi?

Moniker wu handle gi. Aha I na-aza ebe a.
Iti mpataka. I ji m ugwo "nkwa" maka this tutorial. I di na mbu mara na Ify anaghi eme ogo free cheesy

Kremi iwe gi da juo. Nld wu ama egwuregwu, e kwela onye o bula kpasuo gi iwe.

ify mu na gi agaghi aku nkwa . . . . tongue
iji nkwa kugbuo my cousin. . . now ichoro ikugbu m. . .no way tongue . . awu m aruba cool
nwa mama choro fresh asampete. . . dika maria, na kreami, na swag queen . . ndi ara ha kwu oto cheesy
uwa a wu otu mbia. . . . unu hapu nwa mama ka orara ndu jare grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 8:24am On Oct 17, 2013
toshmann:

ify mu na gi agaghi aku nkwa . . . . tongue
iji nkwa kugbuo my cousin. . . now ichoro ikugbu m. . .no way tongue . . awu m aruba cool
nwa mama choro fresh asampete. . . dika maria, na kreami, na swag queen . . ndi ara ha kwu oto cheesy
uwa a wu otu mbia. . . . unu hapu nwa mama ka orara ndu jare grin

grin grin cheesy grin grin grin grin
Toshmann........ Smh. Lwtmb.

At the bolded,anaghi m eme onu. Ihu ara kreami,i ga-adi humble! tongue

O ara Di m huru si "mbaa aga m anu this ara" O ji wee chuwa m,chuwa m untili o wee chuta m. Ugbu a,o naghi e-regreti ilu m nihi na o begoro n'elu ara m,mehhn...isi agbakaa ya!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:56pm On Oct 17, 2013
kreami diva:

grin grin cheesy grin grin grin grin
Toshmann........ Smh. Lwtmb.

At the bolded,anaghi m eme onu. Ihu ara kreami,i ga-adi humble! tongue

O ara Di m huru si "mbaa aga m anu this ara" O ji wee chuwa m,chuwa m untili o wee chuta m. Ugbu a,o naghi e-regreti ilu m nihi na o begoro n'elu ara m,mehhn...isi agbakaa ya!

Chei! cheesy
Akpa amu ndi ara e grin
So Kreami, ara gi kwu gem ka ogene eji eti egwu.

Biko isi na iluola di ? angry
Chei, na wa o.

Ify Biko enwere ihe m choro ka imere m. Biko bia kuziere Kreami otu eshi aku nkwa away match grin . . Maka nwa mama need-iri iñu this ara gbara cream na ahu Kreami. . . . achoghi m inu anything about any "di m" angry

M ga añuririla this ara before ya adaa cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 5:44pm On Oct 17, 2013
Hmmmmmn, okpomoku di ebe a di too much
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 9:30pm On Oct 17, 2013
kream Diva, achuru go m gi n'ike ka ijiji bia ebe a.


Umunnem, ekenekwe m unu! Unu anwuchuna o!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by swagqueen(f): 9:50pm On Oct 17, 2013
Vivien alandi go ka land rover.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by vivianc(f): 10:19pm On Oct 17, 2013
swag queen: Vivien alandi go ka land rover.

Nne m ihugonu ya. Kedu ka imere? Asim ka m bia mara ihe n'eme ebe a. This thread dikwa very dangerous for me o, ana aku nkwa here left right centre. Ama m ka ihe ojoor si ato m karia sugar and ejego m confession ugboro abuo already. Abusi m sister Vivian ugbu a, mana this thread choro ime ka m dapu na okwukwe.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 10:20pm On Oct 17, 2013
Lolzzzz

Nne,ka m gaa hie ura. This is a safe haven. Away from all the fakeness.....
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:19pm On Oct 17, 2013
toshmann:

Chei! cheesy
Akpa amu ndi ara e grin
So Kreami, ara gi kwu gem ka ogene eji eti egwu.

Biko isi na iluola di ? angry
Chei, na wa o.

Ify Biko enwere ihe m choro ka imere m. Biko bia kuziere Kreami otu eshi aku nkwa away match grin . . Maka nwa mama need-iri iñu this ara gbara cream na ahu Kreami. . . . achoghi m inu anything about any "di m" angry

M ga añuririla this ara before ya adaa cool
Iwu otondo angry
Ina akowa na m na-agba away match?
akpa skull gi dokasia dia. Isi ehi cheesy
swag queen: Vivien alandi go ka land rover.
Nne,ukwe ahu i kuziri m na-agba m ara.
E jim alto,tenor na bass aguri the thing every night. Agugidele m the thing,iwe ewebe somebody,achokwaranu m ima? cheesy
Nkea wu my 2013 song of the year.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:36am On Oct 18, 2013
vivianc: kream Diva, achuru go m gi n'ike ka ijiji bia ebe a.


Umunnem, ekenekwe m unu! Unu anwuchuna o!
Nwanne m nwayi anwuchukwala o cheesy
Kama onwu ga abiara gi, ya gbafere gi gaa kugbuoro m mmadu iri na damaturu
Kama oria ga abia gi, ya gafere gi ga dagbuo 20 people na aku away match with Ify grin
But ya akutakwala ifynkwa. Ify na agba away match but anyi like-iri ya still, smiley

Ify,
Enwere Onye gwara m na o huru gi na Jo'burg last weekend. Kedu ihe igara South Africa ime last weekend angry grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:37am On Oct 18, 2013
ifyalways: Iwu otondo angry
Ina akowa na m na-agba away match?
akpa skull gi dokasia dia. Isi ehi cheesy
Lai lai tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by achi4u(m): 2:22am On Oct 18, 2013
Thread a ebidokwala ikeliwa amu guys ozone!grin


biko ndi ara ha ka kwu-oto enwere etu unu ga esi enye tu m ka m kiss a?

ukwu sarambara na amasikwa too.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:35am On Oct 18, 2013
Eheee! Umuasa abatala, all of a sudden umu guys awuputala from nowhere.

Bikonu ;geenu nti:

Onye akpa kwala any of these new asampete aka without due authorization from enyi umu agbogho which happens to be me cool

Any unauthorized disturbance of any new Asa with ara kwu oto will face the full fury of the law as prescribed by ME angry
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:19am On Oct 18, 2013
Bia Vivi nwanyioma,
Inweghi nsogbu. Agaghi m ekwe ka kreami na Tosh duba gi n'onwunwa. Nnoo oo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:57am On Oct 18, 2013
agabaI23: Bia Vivi nwanyioma,
Inweghi nsogbu. Agaghi m ekwe ka kreami na Tosh duba gi n'onwunwa. Nnoo oo!

Haba! shocked
agaba a-gabatala grin
chei cheesy . . .ihe umu babies na ebute na threadia grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 6:27am On Oct 18, 2013
agabaI23: Bia Vivi nwanyioma,
Inweghi nsogbu. Agaghi m ekwe ka kreami Ify na Tosh duba gi n'onwunwa. Nnoo oo!

E ji m aka na o aha Ify ka i choro ikpo nihi na a bu m nwa Jisos tinye kwara na o mu mere Vivian invite.

#whispering# Agaba i ma na i bu Nwanne m. Agwakwala Tosh o. I hu ukwu this girl eh,i ga adi loyal ka loya milk,even Ifynkwa enewbeghi udi ya. I choro ya,i gwa m mana all correspondence ga aga through moi. With all fees duly paid! cool

Agwakwala Tosh o!

(1) (2) (3) ... (178) (179) (180) (181) (182) (183) (184) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 59
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.