Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,557 members, 7,820,013 topics. Date: Tuesday, 07 May 2024 at 08:27 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (183) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (292866 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (180) (181) (182) (183) (184) (185) (186) ... (227) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Joshthefirst(m): 10:57pm On Oct 19, 2013
Ihedinobi:

Ada mma, ndeewo. Oyi tuo m, m ga-eme ka I si kwuo.

Achigbuo m onwe m o. grin Okwa na talitha kumi putaziri oyi kwusi ka m kuu ume grin
grin
Mua chekwa na talitha kumi bu ihe jisos gwara nwa jairus ahu. grin


Igbo kwenu!
Unu ga-ebi ndu ofuma!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mercyu1(f): 11:00pm On Oct 19, 2013
Ndi be anyi ndewonu oooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:05am On Oct 20, 2013
Mercy-u:
Ndi be anyi ndewonu oooo
merciful mercy ndewoooooo cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 12:12am On Oct 20, 2013
kreami diva:


Eze i ga-adi o.
O teena aka m n'enyo gi. Kee ka imelu sad
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:12am On Oct 20, 2013
ATMC: ihe, oyi tuba gi ozo, suba tongues inugo? ma obukwanu si ya talitha kumi...nke putara oyi a kwusi kam kuu umesmiley

kedukwanu nke wu isu in tongue and i si talitha kumi ma oyi bia umuoma. . .

when you can solve the problem easily by ikpo m na phone si m "T-bobo, oyi abiala" and i'll handle the rest with relative ease and irukwuru-irukwurutic efficacy cool

"tabitha kumi" na "oyi abiala" kedu nke di mfe ikwu karia ibe ya?
inwerike itabi ire ebe ina asu tabitha kumi tabie ire kumiekwa ukwu na okwute grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 8:50am On Oct 20, 2013
Eze Promoe:
[b]O teena aka m n'enyo gi. Kee ka imelu sad [/b]



Onyoko meter oyorima! Adi m Nma. Ginwa kwanu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 8:53am On Oct 20, 2013
toshmann:
merciful mercy ndewoooooo cheesy

Torchmann, i jirila torch-i gi nyoputa mercy.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by EzePromoe: 9:05am On Oct 20, 2013
kreami diva:



Onyoko meter oyorima! Adi m Nma. Ginwa kwanu?
Nwoke nyolu nwanyi, a si n'o nwunye k'o chulu jebe, mana o nyoo nwoke ibe ye, a si n'ocholu izu ya ohi.

Ututu oma. Ahu dim mma k'obi dim kita smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mercyu1(f): 12:13pm On Oct 20, 2013
toshmann:
merciful mercy ndewoooooo cheesy
Toshman iga adi ooooo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 6:17pm On Oct 20, 2013
Mercy-u:
Toshman iga adi ooooo
i ga adikwa o, ezigbo nwanne m nwanyioma cheesy
infact anyi abuo ga adiririririrla hoha grin

ndi o ga ewe iwe ya wegbuo ha. . . cheesy
ma ndi osukosu nwamkpi grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 8:11pm On Oct 20, 2013
Ify,kedu ka i mere Eleghi ebe i no
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mercyu1(f): 10:11pm On Oct 20, 2013
toshmann:
i ga adikwa o, ezigbo nwanne m nwanyioma cheesy
infact anyi abuo ga adiririririrla hoha grin

ndi o ga ewe iwe ya wegbuo ha. . . cheesy
ma ndi osukosu nwamkpi grin
Okwa ya.Mana nwanne anyi anwula,nwanna anyi anwula. Odighi m ka onwere onye osukosu na asu
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:36pm On Oct 20, 2013
^^
Nne, onye ka i na-emere Ebere?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by revolt(m): 11:52pm On Oct 20, 2013
Ndi owerre, iri kpo ole oooooooooooooooo!!!!!!!!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:25am On Oct 21, 2013
Mercy-u:
Okwa ya.Mana nwanne anyi anwula,nwanna anyi anwula. Odighi m ka onwere onye osukosu na asu

asampete m, ndi obi olugbo gbara gburu gburu o grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:28am On Oct 22, 2013
Mercy, ihe a banyere wu complete "tipper bu aja" cheesy I jikwa anya gi?
Tosh of all nkpi juru na threadia? Nne nye m address gi ka m kporo ndi uka cele bia mere gi ekpere. Dika ndi Onicha si ekwu, "Mercy, I jesie ofo gi una" LOL

Nne biko,Tosh a bughi factory!

Kreami,ano m ya. Mu na oga ka nokwa na stage of "no akpa skull" rue oge m ga akowa ihe ahu m kwuru na be ndi agbataobi anyi.
Without seeing,touching and chopping "ihe" for days now, I'm not same. Oyi + heat na-eme m otu mgbe. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 5:36pm On Oct 22, 2013
ifyalways: Mercy, ihe a banyere wu complete "tipper bu aja" cheesy I jikwa anya gi?
Tosh of all nkpi juru na threadia? Nne nye m address gi ka m kporo ndi uka cele bia mere gi ekpere. Dika ndi Onicha si ekwu, "Mercy, I jesie ofo gi una" LOL

Nne biko,Tosh a bughi factory!


have u found me, o my enemy angry

mercy okwa m gwara gi agwa.. . . . ndi anya ufu gbara gburugburu. ndi osukosu, ndi obi olugbu, ndi enemies of progress and haters of good grin

abiala ha, lekwa chairlady ha. . . aka ifynkwa, ifylacious, ifybrekete, ifygidigbam, ify-one-chance, ify-kubasie-ya-ike grin

zerekwa ya o. . . .

Kreami,ano m ya. Mu na oga ka nokwa na stage of "no akpa skull" rue oge m ga akowa ihe ahu m kwuru na be ndi agbataobi anyi.
Without seeing,touching and chopping "ihe" for days now, I'm not same. Oyi + heat na-eme m otu mgbe. cheesy

nwoke a na emere gi inyanga, omakwa na iwu baba na bed? omakwa na the thing jie gi bad. . . . .away match emeela grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 9:01pm On Oct 24, 2013
Toshman na Agaba chegharia nu na uwa na acho IKPU
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 9:41pm On Oct 24, 2013
fromuk: Toshman na Agaba chegharia nu na uwa na acho IKPU
Lekwanu ohuru Ikpu kwe onwu one of nairaland na-adu m odu.

Onye apari. Fromikpu How far? cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:12am On Oct 25, 2013
agabaI23: Lekwanu ohuru Ikpu kwe onwu one of nairaland na-adu m odu.

Onye apari. Fromikpu How far? cheesy

grin
Nke a wu "Kettle calling snow black" cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 11:46am On Oct 25, 2013
agabaI23: Lekwanu ohuru Ikpu kwe onwu one of nairaland na-adu m odu.

Onye apari. Fromikpu How far? cheesy
Ihe-a ka Umu Egypt gwara Noah oge o'gwara na uwa na emebi. Ha na akpoya Noah onye nzuzu. Agaba na toshnwayi bia nu ka anyi gaa evangelism, onye nwe anyi na akpo unu na Abu. I'na Abia kporo asa abuo ( kreami diva and Mercy-u) ka emere ha special mid nite prayer one on one.

Ihea wu ozi ndi muoso ziri kam zie unu ncha.

Otito diri Jesu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:22pm On Oct 25, 2013
Crusade with Tosh-Fromotu-Agaba ?

Hahahaha. Ekwensu agala morning mass be that.
Crusade ko Kusaikpu ni. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by fromuk(m): 10:53pm On Oct 25, 2013
ifyalways: Crusade with Tosh-Fromotu-Agaba ?

Hahahaha. Ekwensu agala morning mass be that.
Crusade ko Kusaikpu ni. cheesy
may God deliver you in JESUS name!!! AMEN. Doing sign of the cross now. Kreami dive, adaobi na mercy-u bia nu ka emere onu personal mid night ekpere. U people need to be delivered from the hands of Toshman (IKPU atu egwu one of naira land) Ka chineke mezia okwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:46pm On Oct 26, 2013
Ify biko biko
Agunyekwala m na fromotu na Tosh na ofu agburu. Level ndi ahu ......
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by kreamidiva(f): 11:42pm On Oct 27, 2013
grin cheesy grin grin grin grin cheesy grin grin grin Unu nile emebiela!

Ka chi boo.

Rotflmao
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:10am On Oct 28, 2013
fhmm. . . angry . . . . . . bia . . . fhmmmm . . . . . haba! angry
onye nyuru ahuru a n'eshigbu mmadu na threadia? angry
fhmmm. . . and ihe a n'eshi ka ahuru nwanyi nyuru. . . oleekwanu ihe aga . . . . fhhhmmmmmmmmmm

ka m si ebe a puo biko . . fhhhmmmmmm
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 6:23pm On Oct 28, 2013
Tosh leee, inyugbuola mmadu here grin
Agbapugo !

Kedu air freshner?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:42pm On Oct 28, 2013
LOL

Umunne m a sef cheesy

E chetana m udi ahuru m nyuru one day na bank. lol Nna bi n'igwe gbahara m biko kwa.Di ahuru n'eshi bad. A nyuchara m ya che ma otele m adokala.Force ihe ahu ji sim n'ike puta eeh. cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:18am On Oct 29, 2013
agabaI23: Tosh leee, inyugbuola mmadu here grin
Agbapugo !

Kedu air freshner?
owughikwa m nyuru de ahuru. . . . . m na eme ifylacious suspect angry . . . . . the ahuru yere m migraine

ifyalways: LOL

Umunne m a sef cheesy

E chetana m udi ahuru m nyuru one day na bank. lol Nna bi n'igwe gbahara m biko kwa.Di ahuru n'eshi bad. A nyuchara m ya che ma otele m adokala.Force ihe ahu ji sim n'ike puta eeh. cheesy

ify iwu number one suspect angry . . . . biko anyukwala udiri ahuru a na threadia ozo.. . grin
ebe a wu ogbako ndiigbo nairalandi, gi bia imetosiri anyi the place. . .biko nne jiri nwayo. . . . kamakwa ka m ga chotara gi ebe darfur nu, or m mere gi organize brand new okorobia gbara aji cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 4:40am On Oct 29, 2013
toshmann:
owughikwa m nyuru de ahuru. . . . . m na eme ifylacious suspect angry . . . . . the ahuru yere m migraine



ify iwu number one suspect angry . . . . biko anyukwala udiri ahuru a na threadia ozo.. . grin
ebe a wu ogbako ndiigbo nairalandi, gi bia imetosiri anyi the place. . .biko nne jiri nwayo. . . . kamakwa ka m ga chotara gi ebe darfur nu, or m mere gi organize brand new okorobia gbara aji cheesy

Tosh a ga m akpota Kreami ka o nyuorogi nke ya. Anuru m na ahuru ya na-agwo migraine ma ya na di ya racha onwe ha. Get ready to breath in grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by odumchi: 6:14am On Oct 29, 2013
M gbaala avo; ta bu izu amuru m! Inyi ekelele m nni woo?

(1) (2) (3) ... (180) (181) (182) (183) (184) (185) (186) ... (227) (Reply)

Nigerian Pidgin English And Their Meanings / Pictures Of African Traditional Clothing! / Ogun Awon Bàba Wa

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 33
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.