Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,123 members, 7,818,368 topics. Date: Sunday, 05 May 2024 at 01:44 PM

Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War - Politics (5) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Politics / Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War (7245 Views)

NBC Jams Radio Biafra In Lagos / "We Will Launch Radio Biafra In Daura" - IPOB Tells Buhari / Nnamdi Kanu List States Thet Will Make Up Biafra In 2020 - screenshots. (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply) (Go Down)

Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Yujin(m): 10:30pm On Mar 03, 2020
Okoroawusa:

I buro onye igbo...ewu awusa dika gi. Pretending to be igbo just to make igbos look bad.

Koro nsi nsi si ebea pua...ewu awusa!
Mbo I n'agba ka I were tinye nsogbu n'etiti Ndigbo bu n'efu. Ndigbo g'enwe mmeri na oge n'adighi anya. Ntaramafufu diri gi na ndi zigara gi ozi ojoo I n'eme ebe a.

1 Like

Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Okoroawusa: 1:16pm On Mar 04, 2020
Yujin:

Mbo I n'agba ka I were tinye nsogbu n'etiti Ndigbo bu n'efu. Ndigbo g'enwe mmeri na oge n'adighi anya. Ntaramafufu diri gi na ndi zigara gi ozi ojoo I n'eme ebe a.
Ginwa n'etinye nkpomukwu n'iji hu na Igbo so na ndi ejiri bill na Nigeria. Gi na Nnamdi Kanu.
Unu emetosigo afa igbo na Anya ndi ozo. Nwetanu BIAFRA...mba. kwa ubosi ona akogheri na radio. No movement. Nothing!
Ekwesirim Ike na onye Igbo ga abu president obodo a. Anyi emego mistake na 2015, mekwasi na 2019. Oburu na Igbo ejidero PDP na akpa amu inye onye igbo presidential candidate na 2023...imalu na Igbo bu wooaah!
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by 0m0nnakoda: 1:33pm On Mar 04, 2020
Biafrarep:
The Igbos really passed through a lot. For a single ethnic group to be surrounded and descended on by hundreds of others as well as massive support given to them by the British government, yet they not only survived to tell the story but has today, become more prosperous than those who wanted to destroy them.

If what happened to the Igbos, had happened to others, it would have been an excuse for why they are not doing well, but the Igbos are different, look at our cities today. Look at our human development. Look at our exploits. What makes the progress more amazing is the fact that there has been a state sponsored policy to subjugate the region since the war ended! To their shock, the more they oppressed us, the more we rise above them!!

The hate they all have on the Igbos is still very obvious till today as evidenced from what is happening in Nigeria.

They foolishly did everything in their power to keep the Igbos down instead of maximizing their potentials for the good of the country, and today, they are suffering the consequences.

When the WW11 ended, America was clever enough to know that Germans and Jews were naturally gifted which prompted them to use their human resources to advance their country but Nigeria did the opposite.

So sad!!

Stop playing victim and be grateful.

Nothing would have happened without the generosity of the Federal Government after the war.
Millions of pounds were pumped into the region.
Federal allocation for the duration of the war was saved secretly by the Finance Minister and handed over after the war.
Millions were put into the African Continental Bank and millions of Ibos were given FREE TWENTY POUNDS by the munificent Federal Government.

It is dishonest to pretend that Ibos did a Jesus in turning the River Imo into milk and honey or fed thousands with 2 loaves and 5 fishes.

The Ibos were lifted after the war with cash from Nigeria.
Before the war the road from Port Harcourt to Aba was a single lane road NOT a motorway.

1 Like

Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Yujin(m): 2:27am On Mar 05, 2020
Okoroawusa:

Ginwa n'etinye nkpomukwu n'iji hu na Igbo so na ndi ejiri bill na Nigeria. Gi na Nnamdi Kanu.
Unu emetosigo afa igbo na Anya ndi ozo. Nwetanu BIAFRA...mba. kwa ubosi ona akogheri na radio. No movement. Nothing!
Ekwesirim Ike na onye Igbo ga abu president obodo a. Anyi emego mistake na 2015, mekwasi na 2019. Oburu na Igbo ejidero PDP na akpa amu inye onye igbo presidential candidate na 2023...imalu na Igbo bu wooaah!
Omasi gi dee ihe obuna I choro I dee ebea, so onwe gi ka I n'ahogbu. Jee gwa ndi zinyere gi oru ojoo a, na unu n'egbu oge. Ndigbo anabago! Ihe obuna o ga-ewe iji doputa Ndigbo na Nigeria k'anyi ga-eme.
Nke ikpeazu, mu na ndi otu m mara k'anyi si agbapu ndi dika gi afo. Onwe gi ka I n'aghogbu.
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Yujin(m): 2:40am On Mar 05, 2020
0m0nnakoda:


Stop playing victim and be grateful.

Nothing would have happened without the generosity of the Federal Government after the war.
Millions of pounds were pumped into the region.
Federal allocation for the duration of the war was saved secretly by the Finance Minister and handed over after the war.
Millions were put into the African Continental Bank and millions of Ibos were given FREE TWENTY POUNDS by the munificent Federal Government.

It is dishonest to pretend that Ibos did a Jesus in turning the River Imo into milk and honey or fed thousands with 2 loaves and 5 fishes.

The Ibos were lifted after the war with cash from Nigeria.
Before the war the road from Port Harcourt to Aba was a single lane road NOT a motorway.
Lol. The same upliftment that Nigeria did by denying a region with more than 30 million people any economic stimulating programmes and consistently trying to strangulate her.
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Okoroawusa: 7:30am On Mar 05, 2020
Yujin:

Omasi gi dee ihe obuna I choro I dee ebea, so onwe gi ka I n'ahogbu. Jee gwa ndi zinyere gi oru ojoo a, na unu n'egbu oge. Ndigbo anabago! Ihe obuna o ga-ewe iji doputa Ndigbo na Nigeria k'anyi ga-eme.
Nke ikpeazu, mu na ndi otu m mara k'anyi si agbapu ndi dika gi afo. Onwe gi ka I n'aghogbu.
Isi doputa ndigbo na Nigeria? Onye mere gi onu na kwulu Igbo?
Oburu na iche na ndigbo gbaja mbo na kwa mecha nukwu investments anyi na eme na Nigeria nine a anyi ahapuruya ndi ugwu na ndi Yoruba idaraya kpamkpam. Anyi ana ahapuruya jebe ebe?
Anyi ga enweteriri ochichi obodo. Any ga agba mbo nodu na isi.Obu ndi dika gi na akwasasi ogamnihu anyi. Anyi ga ememina unu na ofu na ofu malite na Nnamdi Kanu na asa unu isi.
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Area4Area: 7:46am On Mar 05, 2020
Okoroawusa:

Isi doputa ndigbo na Nigeria? Onye mere gi onu na kwulu Igbo?
Oburu na iche na ndigbo gbaja mbo na kwa mecha nukwu investments anyi na eme na Nigeria nine a anyi ahapuruya ndi ugwu na ndi Yoruba idaraya kpamkpam. Anyi ana ahapuruya jebe ebe?
Anyi ga enweteriri ochichi obodo. Any ga agba mbo nodu na isi.Obu ndi dika gi na akwasasi ogamnihu anyi. Anyi ga ememina unu na ofu na ofu malite na Nnamdi Kanu na asa unu isi.
O kwesiri ka I ghota na ndi na ebekeri akwa maka Biafra bu ndi enweghi aka olu. Ndi na agba mbo ma nwecha kwa investment ebe nine adighi ekwu okwu Biafra
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Okoroawusa: 8:12am On Mar 05, 2020
Area4Area:
O kwesiri ka I ghota na ndi na ebekeri akwa maka Biafra bu ndi enweghi aka olu. Ndi na agba mbo ma nwecha kwa investment ebe nine adighi ekwu okwu Biafra
Ohhh! Nwanna isokwa buru onye Igbo? Erom na obu sisom na Nairaland a.
Onye efulefu a bidoro subaram Igbo oche na mu bu onye ugwu. Oruzie oge isu Igbo banyere na "siki-one"...orie mbombo oso.

Agwagom ya. Oburu na Igbo amutaro otu esi eme politics. Oyibo na akpoya "ndoro ndoro ochichi". Obu egwu uche. Obughi ihe ana enye gi na nkiti. Anyi anadu na ene so anya ndi ozo ana achi.
Mana madu bia osim hapu obodo bu Nigeria....eserem gum?

1 Like

Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Yujin(m): 8:20am On Mar 05, 2020
Okoroawusa:

Isi doputa ndigbo na Nigeria? Onye mere gi onu na kwulu Igbo?
Oburu na iche na ndigbo gbaja mbo na kwa mecha nukwu investments anyi na eme na Nigeria nine a anyi ahapuruya ndi ugwu na ndi Yoruba idaraya kpamkpam. Anyi ana ahapuruya jebe ebe?
Anyi ga enweteriri ochichi obodo. Any ga agba mbo nodu na isi.Obu ndi dika gi na akwasasi ogamnihu anyi. Anyi ga ememina unu na ofu na ofu malite na Nnamdi Kanu na asa unu isi.
Lol. K'anyi gabagodi n'iru. Biafra ga-enwe isi n'oge n'adiro anya. Jee gwa ndi zigara gi. Igbo tozuruetozu ibu ala nooro onweha. Ya ka anyi ji ike anyi nine achu. Mgbe anyi nwetara ala anyi, enwero 'alamajiri' anyi ga-ekwe ka obata aka anyi. Jee gwaya ndibe unu.
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Area4Area: 8:21am On Mar 05, 2020
Okoroawusa:

Ohhh! Nwanna isokwa buru onye Igbo? Erom na obu sisom na Nairaland a.
Onye efulefu a bidoro subaram Igbo oche na mu bu onye ugwu. Oruzie oge isu Igbo banyere na "siki-one"...orie mbombo oso.

Agwagom ya. Oburu na Igbo amutaro otu esi eme politics. Oyibo na akpoya "ndoro ndoro ochichi". Obu egwu uche. Obughi ihe ana enye gi na nkiti. Anyi anadu na ene so anya ndi ozo ana achi.
Mana madu bia osim hapu obodo bu Nigeria....eserem gum?
Abum onye Igbo nwanne mmadu. Rapu kene umuazi a, ndigbo amaro ife bu national politics, fa na eche na obu ife ndi ozo ga enye gi na nkiti, fa amaghi na ana zo ya azo.
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Yujin(m): 8:22am On Mar 05, 2020
Area4Area:
O kwesiri ka I ghota na ndi na ebekeri akwa maka Biafra bu ndi enweghi aka olu. Ndi na agba mbo ma nwecha kwa investment ebe nine adighi ekwu okwu Biafra
Lol. Even Satan quotes the Bible.
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Area4Area: 8:23am On Mar 05, 2020
Yujin:

Lol. K'anyi gabagodi n'iru. Biafra ga-enwe isi n'oge n'adiro anya. Jee gwa ndi zigara gi. Igbo tozuruetozu ibu ala nooro onweha. Ya ka anyi ji ike anyi nine achu. Mgbe anyi nwetara ala anyi, enwero 'alamajiri' anyi ga-ekwe ka obata aka anyi. Jee gwaya ndibe unu.
Gini jiziri inwete Biafra nwa, obu mmadu ma obu mmuo?
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Area4Area: 8:24am On Mar 05, 2020
Yujin:

Lol. Even Satan quotes the Bible.
E pain am, stick to topic
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Okoroawusa: 8:29am On Mar 05, 2020
Yujin:

Lol. K'anyi gabagodi n'iru. Biafra ga-enwe isi n'oge n'adiro anya. Jee gwa ndi zigara gi. Igbo tozuruetozu ibu ala nooro onweha. Ya ka anyi ji ike anyi nine achu. Mgbe anyi nwetara ala anyi, enwero 'alamajiri' anyi ga-ekwe ka obata aka anyi. Jee gwaya ndibe unu.
Nsogbu adiro. Siso ofu okwu ikwuru nwelu bu na isi " k'anyi gabagodi n'iru". Only time will tell.
Imela. Obi bum so anuri otu mu na gi siri kpa nkata a ma kpateya aka na asusu anyi. Onye obuna amara uche ibe ya. Olisa debe anyi ndu. Igbo sina uche bu akpa onyeobuna nya nke ya. Yagaziere gi.
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Yujin(m): 9:30am On Mar 07, 2020
Area4Area:
Gini jiziri inwete Biafra nwa, obu mmadu ma obu mmuo?
Ihe obuna nwere oge.
Re: Video Footage Showing Biafra In The Aftermath Of The War by Yujin(m): 9:31am On Mar 07, 2020
Okoroawusa:

Nsogbu adiro. Siso ofu okwu ikwuru nwelu bu na isi " k'anyi gabagodi n'iru". Only time will tell.
Imela. Obi bu so anuri otu mu na gi siri kpa nkata a ma kpateya aka na asusu anyi. Onye obuna amara uche ibe ya. Olisa debe anyi unu. Igbo sina uche bu akpa onyebuna nya nke ya. Yagaziere gi.
You're only deceiving yourself

(1) (2) (3) (4) (5) (Reply)

What Biafrans Are ₦doing To Ndi Aba And No One Is Talking [pictures] / NBS Report On Soaring Food Prices, Verdict On Tinubu’s Rule — LP / There Is No Stopping Fashola’s Probe —keyamo

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 40
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.