Welcome, Guest: Join Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 2,422,712 members, 5,435,555 topics. Date: Saturday, 22 February 2020 at 01:51 AM

Laws Of Igboland (Iwu Obodo) - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Laws Of Igboland (Iwu Obodo) (20455 Views)

The Social Prejudices Between Oratta(owerri) And Isu Groups Of Igboland. / Anything Wrong With Marrying An Osu(outcast From Some Parts Of Igboland) / What Part Of Igboland Are You From. (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (Reply) (Go Down)

Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by AndreUweh(m): 12:33pm On Apr 14, 2012
Law in Igbo language means Iwu. This is often referred as Iwu ala, iwu ani, iwu ala, iwu eli or iwu obodo. This is the law of the land, or the law of the town, or the law of the country. From Iwu, the following are derivable:
1. Odi na iwu: it is forbidden by law, illegal.
2. Tinye iwu: make law or enact law.
3. Mebi iwu: commit crime, offence, break law, sin, wrongdoing.
4. Ida Iwu: to break the law.
What are these laws?. Some are similar to those in the official Nigerian system while some are universal because Ndigbo are part of humanity. A few are nonetheless, distinctly Igbo.
Ndigbo, let us assembly them.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by AndreUweh(m): 12:40pm On Apr 14, 2012
Ezune oshi (ezule ohi): Do not steal.
Egbune madu: do not kill any person.
Akwula udo: do not commit suicide.
Ara la nwunye madu: Do not commit adultery.
Ayi na nwunye madu oyi: do not flirt or befriend another person's wife.
Ara na nwanne gi: do not have sex with your kith and kin-incest.
CAN WE LIST THE REST PLEASE?.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by ifyalways(f): 2:00pm On Apr 14, 2012
Ezula ji,akwkwo nri ma obu ede na oba ma o bu oru/ugbo mmadu(don't steal yam,cassava,cocoyam,vegetables and the likes from anothers farmland or storeroom)

Tupu i gho oroma,unere,udara na ihe nracha ndi ozo no n'ulo mmadu,i ga ebu uzo mee ka onye aghu mara.(before plucking fruits from anothers compound,you must endeavour to get the owners consent.

Ura na atum sef.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by AndreUweh(m): 2:38pm On Apr 14, 2012
ifyalways: Ezula ji,akwkwo nri ma obu ede na oba ma o bu oru/ugbo mmadu(don't steal yam,cassava,cocoyam,vegetables and the likes from anothers farmland or storeroom)

Tupu i gho oroma,unere,udara na ihe nracha ndi ozo no n'ulo mmadu,i ga ebu uzo mee ka onye aghu mara.(before plucking fruits from anothers compound,you must endeavour to get the owners consent.

Ura na atum sef.

Eziokwu ka ikwuru.
Kedu kwanu maka nkpuru osisi ndi nke no na Ozara Okigwe-Enugwu express road?. Nkpuru osisi kashiu juputara ebeaha. Ndi madu na akwushi na aghora ya aracha. Odim ka onweghi ndi wee ya.
Amam na obughi ohi.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by idelle: 3:11pm On Apr 14, 2012
I do not know,[img]http://www.spgames.info/g.gif[/img]
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Nobody: 3:45pm On Apr 14, 2012
...
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by AndreUweh(m): 8:58pm On Apr 14, 2012
greateros: Anapuna nwayi ajadu oku ya ma obu ihe nwe-nwe ya ni ike [thou shalt not forcefully take that which belong to the widow]

Kwayere ugwu ye nne gi na nna gi na ndi okenye na ndi ogbo nile toro ogbo gi! [honor thy father and thy mother and also honor your elders as well as all age grade older than yours - its has been in iwu igbo even before the advent of bible]

Ada na iwu mbosi nkpocha mmilli ma ubochi izacha afia na ubochi ndozi uzo na ubochi ndozi obi eze ma obu obi aluzi obodo [do not absent your self on days mapped our for cleaning of the stream, sweeping of the market, clearing of roads, and the days of cleaning the palace of the king and the days of cleaning the town shrine]

Atana muo! [do not expose the secret of the masquerade cult - that is for those already initiated into the masquerade cult]

etina onye obula ife ma obu nuo ogu nu bochi iwaji-ofuu na ubochi ede-aro ma obu nu bochi ofala igwe - ubochi ndia bu ubochi di na nso! [do no harm to anybody nor fight on new yam festival, coco-yam festival or the kings festival period because those days are regarded as sacred]

etiyen na aka na ajo ogwu ma obu na ajo ihe imegide mmadu ibegi - egbe belu ugo belu - OFOR! [thou shalt not involve yourself in bad charms or involve yourself in vices that will harm your fellow man - let the kite perch and the eagle perch!]

Umunne na umunna emegbula Onweha! [brothers should not harm themselves]

that's all i could remember for now. nice thread.
Ihe i dere amaka.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by AndreUweh(m): 9:04pm On Apr 14, 2012
Emebile ihe madu ibe gi: do not destroy or damage the property of any person. Impregnating somebody's daughter without the offer of marriage is taken as a form of destruction or damage in almost all the Igbo communities.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by nedu210(m): 10:35pm On Apr 14, 2012
[quote author=Andre Uweh]
Ara la nwunye madu: Do not commit adultery.
AKWANA IKO is do not commit adultary.
Ara na nwanne gi: do not have sex with your kith and kin-incest. KWASINA NWANNE GI IKO.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by AndreUweh(m): 11:03pm On Apr 14, 2012
@Nedu, Ikwa iko na ira nwunye madu bu ofu.
Anyway, am expecting some laws from your own Igbo community or the general Igbo laws.
Do you have any?.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by AndreUweh(m): 11:08pm On Apr 14, 2012
Agbana ama ugha: do not bear false witness testimony against any person or be a false witness.
Ndigbo frown at people who engage in such vices.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by ifyalways(f): 8:12am On Apr 15, 2012
O dighim ka owu oshi maka na o bughi na ime ezi ma o bu ulo nmadu.

Greateros, imela!

Andre Uweh:
Eziokwu ka ikwuru.
Kedu kwanu maka nkpuru osisi ndi nke no na Ozara Okigwe-Enugwu express road?. Nkpuru osisi kashiu juputara ebeaha. Ndi madu na akwushi na aghora ya aracha. Odim ka onweghi ndi wee ya.
Amam na obughi ohi.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by PAGAN9JA(m): 5:31pm On Apr 15, 2012
why isnt their a law against christianity
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by sweetcocoa(f): 5:42pm On Apr 15, 2012
Biko nu achoro'm iju ajuju.

Iwu ala na nso ala obu ofu ihe?
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Nobody: 5:53pm On Apr 15, 2012
Oh! Oh! I know one:
Voulez-vous coucher avec moi, ce soir?

1 Like

Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Nobody: 5:54pm On Apr 15, 2012
Baise-moi!!!
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by mafifle: 6:01pm On Apr 15, 2012
sweetcocoa: Biko nu achoro'm iju ajuju.

Iwu ala na nso ala obu ofu ihe?


Mba, nso ala bu aru no na iwu(nso is abomination/sacrelege even though it is part of the law/iwu)
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by sweetcocoa(f): 6:05pm On Apr 15, 2012
mafifle:

Mba, nso ala bu aru no na iwu(nso is abomination/sacrelege even though it is part of the law/iwu)
Dalu nke ukwu nwanne'm.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by slam7000(m): 6:07pm On Apr 15, 2012
Amanye na aka na ite ofe.


Kpochapu ntu ututu tupu isikwaa ite ofe madu sinye ihe obula na oku.


Iteta ura,saa iru gi ma taa atu ututu tupu irie nri ma obu tinye nri obula na onu.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Toyatc: 6:40pm On Apr 15, 2012
sweetcocoa: Dalu nke ukwu nwanne'm.


Okwu a ikwuru amaka ofuma . biko nu, ke ka esi asu 'i like this' na asusu igbo anyi?
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Toyatc: 6:42pm On Apr 15, 2012
slam7000: Amanye na aka na ite ofe.


Kpochapu ntu ututu tupu isikwaa ite ofe madu sinye ihe obula na oku.


Iteta ura,saa iru gi ma taa atu ututu tupu irie nri ma obu tinye nri obula na onu.


Haha, okwu gi a amaka
IT really made me laugh
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by sweetcocoa(f): 6:43pm On Apr 15, 2012
slam7000: Amanye na aka na ite ofe.


Kpochapu ntu ututu tupu isikwaa ite ofe madu sinye ihe obula na oku.


Iteta ura,saa iru gi ma taa atu ututu tupu irie nri ma obu tinye nri obula na onu.
Nwanne'm ife ndi a aburo kwa iwu ala kama fa bu ife kwesiri ka nmadu mee.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by ChrisChino(m): 6:45pm On Apr 15, 2012
agbakwala mma gi APIRIKO..! ;Dagbakwala mma gi APIRIKO..!
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by sweetcocoa(f): 6:47pm On Apr 15, 2012
Toya_tc:


Okwu a ikwuru amaka ofuma . biko nu, ke ka esi asu 'i like this' na asusu igbo anyi?
'ihe a masiri mu'
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by tochi55ba: 6:49pm On Apr 15, 2012
Discussion like these are supposed to b written in Igbo language
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Tcrack(m): 7:08pm On Apr 15, 2012
i wonder how long it will take before the tribal bigots come and spoil this thread

1 Like

Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by NEDUIFYY78: 7:26pm On Apr 15, 2012
Andre Uweh: Law in Igbo language means Iwu. This is often referred as Iwu ala, iwu ani, iwu ala, iwu eli or iwu obodo. This is the law of the land, or the law of the town, or the law of the country. From Iwu, the following are derivable:
1. Odi na iwu: it is forbidden by law, illegal.
2. Tinye iwu: make law or enact law.
3. Mebi iwu: commit crime, offence, break law, sin, wrongdoing.
4. Ida Iwu: to break the law.
What are these laws?. Some are similar to those in the official Nigerian system while some are universal because Ndigbo are part of humanity. A few are nonetheless, distinctly Igbo.
Ndigbo, let us assembly them.
Ila nwunye mmadu is a big sacrelage in igbo land.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Ejine(m): 7:48pm On Apr 15, 2012
Akwu la udoh - Do not commit suicide (usually by hanging at the time).
Suicide is seriously frowned upon, and you are buried with no honor, with your body facing the earth.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by kkk17(f): 7:49pm On Apr 15, 2012
Egbula ochu.
Ekpegidena nwanyi Ajadu.
Nna ga so oto nnwa ya nwanyi
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by youngies(m): 7:49pm On Apr 15, 2012
1. I ga azapu ulo ututu tupu erie nri ututu (Must sweep the house before breakfast)
2. I ga ekwe ekene ututu (You must respond to a morning greeting even if it was your enemy that greeted you)
3. Ejighi aka ekpe anara mmadu ihe (You cannot receive things with your left hand)

More to come grin
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by jason2010(m): 8:00pm On Apr 15, 2012
Na ala Igbo, Mmadu anagi alu nwanneya --- In Igbo land nobody marries his brother or sister

Udo diri unu
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Akaraiwe(m): 8:03pm On Apr 15, 2012
E guzoro oto tuwa nwanyi ime,iga amu onye ala!...(Don't mind me)....Happy Sunday all,great thread

(1) (2) (3) (4) (Reply)

"Igbo" is to "Yoruba". "Ibo" is to "Yorooba" / Ooni Ogunwusi, Alaafin Of Oyo At Methodist Church For Award Event.PICS / Photos From The Burial Of The Olubadan, Samuel Odulana, In Oyo State

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2020 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 76
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.