Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,064 members, 7,818,180 topics. Date: Sunday, 05 May 2024 at 09:36 AM

Laws Of Igboland (Iwu Obodo) - Culture (3) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Laws Of Igboland (Iwu Obodo) (23781 Views)

The Social Prejudices Between Oratta(owerri) And Isu Groups Of Igboland. / Anything Wrong With Marrying An Osu(outcast From Some Parts Of Igboland) / What Part Of Igboland Are You From. (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (Reply) (Go Down)

Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Torch1(m): 7:48am On Apr 16, 2012
1) Nwanyi anaghi atutu mkpuru orji n'ala Igbo ebe m si(women don't pick/pluck cola nut).
2) umu nwanyi anaghi ari elu akwu(women are forbidden from climbing palm tree, it is abormination to do so).
3) Mmadu ikwu udo ma o bu igbu onwe ya bu alu n'ala Igbo, anaghi eli ha na ala(it is a sacrilege to commit suicide, we don't mourn let alone burying thier corpse).
4) Ndi Igbo anaghi aru nwanne ha, o bu nso ani(it is also a sacrilege to marry ur relatives in Igbo land)
5) Nwanyi anaghi eri mbe ma o bu egbe na ala Igbo nke m(Females don't eat tortoise/kite in my own part of Igbo land)
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by BigBenoski(m): 7:49am On Apr 16, 2012
musKeeto: A rich culture with rules and morals that guided us.. Im Igbo and am very ashamed of the fact that I can't speak Ibo fluently...
u r not alone brotherly, there r millions like you. But, we can change this pathetic trend starting from our children. It should b made compulsary for them 2 speak igbo in d house(english shud be forbiden at home). It worries me each time i travel home 4 xmas, 2 c kids respond 2 u in english. Even questions that require an 'odimma', they'd rather say 'fine' . Most of them understand d language but cant speak it cause they are not made 2 speak it by their parents. If our generation fails to correct this worrisome trend, we might just b heading 2 language extinction
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Torch1(m): 7:54am On Apr 16, 2012
Torch1: 1) Nwanyi anaghi atutu mkpuru orji n'ala Igbo ebe m si(women don't pick/pluck cola nut).
2) umu nwanyi anaghi ari elu akwu(women are forbidden from climbing palm tree, it is abormination to do so).
3) Mmadu ikwu udo ma o bu igbu onwe ya bu alu n'ala Igbo, anaghi eli ha na ala(it is a sacrilege to commit suicide, we don't mourn let alone burying thier corpse).
4) Ndi Igbo anaghi aru nwanne ha, o bu nso ani(it is also a sacrilege to marry ur relatives in Igbo land)
5) Nwanyi anaghi eri mbe ma o bu egbe na ala Igbo nke m(Females don't eat tortoise/eagle in my own part of Igbo land)
nõ 5 is my favourite, dnt ask me why.. lol
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by achi4u(m): 9:01am On Apr 16, 2012
Andre Uweh:
@Ejine, thanks a lot for this wondrous post above. Imeela, onye nwe anyi gba gi umee.
Ikwu udo (suicide) is an abomination, so is murder. In both cases, apart from the prescribed saction, the land, that is Ala, Ani or Ana, must be cleansed because human blood is sacred in terms of its support of life. Such blood constitutes pollutants to Ala. Murder and suicide are also regarded as offences against Chukwu. This reason in Igbo culture is that God alone owns life (Chinwendu, Chijindu), gives life, and only God can take life. In murder and suicide, someone is attempting to oust God and thereafter play God's role.
neanne m,u write like Chinua Achebe
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by achi4u(m): 9:30am On Apr 16, 2012
BigBenoski: u r not alone brotherly, there r millions like you. But, we can change this pathetic trend starting from our children. It should b made compulsary for them 2 speak igbo in d house(english shud be forbiden at home). It worries me each time i travel home 4 xmas, 2 c kids respond 2 u in english. Even questions that require an 'odimma', they'd rather say 'fine' . Most of them understand d language but cant speak it cause they are not made 2 speak it by their parents. If our generation fails to correct this worrisome trend, we might just b heading 2 language extinction
okemmadu iji okwu,o na'ewute m nke ojo na ndi bu ndiigbo bi na_alaigbo anaghi eji asusu igbo akuziri umu ha ihe.imagine an illitrate parents teaching their kids fake language...let them go to school and learn correct english language.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by killuminati(m): 10:08am On Apr 16, 2012
Nneyi marma o (you are so beautiful)

Bia ka nlo sha wiwi (let's go and smoke some trees)

Anabiya (I am coming)

More to come ;DNneyi marma o (you are so beautiful)

Bia ka nlo sha wiwi (let's go and smoke some trees)

Anabiya (I am coming)

More to come
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by BigBenoski(m): 10:19am On Apr 16, 2012
achi4u: okemmadu iji okwu,o na'ewute m nke ojo na ndi bu ndiigbo bi na_alaigbo anaghi eji asusu igbo akuziri umu ha ihe.imagine an illitrate parents teaching their kids fake language...let them go to school and learn correct english language.
gbam! Ihe a ka m gwara ofuke nwanyi. 'kuziwara umu gi igbo, maka onweghi ebe ozo ha ga ano muta asusu a. Hapu ikuziri ha okwu bekee maka na asusu bekee ka ana eji akuziri ha ihe, malite n'ulo akwukwuo ota akara were ruo na nke mahadum. Hapu inye umu gi english overdoze'
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Chitos(f): 10:56am On Apr 16, 2012
I love this topic. It is motivating and interesting. I am a core Ijebu lady married to an Nthigha man. I am learning our 'Igbo' language. I must confess that I personally appreciate the propagation of Igbo Language. Daalu. Igbo kwenu!
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by odumchi: 11:59am On Apr 16, 2012
Torch1: 1) Nwanyi anaghi atutu mkpuru orji n'ala Igbo ebe m si(women don't pick/pluck cola nut).
2) umu nwanyi anaghi ari elu akwu(women are forbidden from climbing palm tree, it is abormination to do so).
3) Mmadu ikwu udo ma o bu igbu onwe ya bu alu n'ala Igbo, anaghi eli ha na ala(it is a sacrilege to commit suicide, we don't mourn let alone burying thier corpse).
4) Ndi Igbo anaghi aru nwanne ha, o bu nso ani(it is also a sacrilege to marry ur relatives in Igbo land)
5) Nwanyi anaghi eri mbe ma o bu egbe na ala Igbo nke m(Females don't eat tortoise/eagle in my own part of Igbo land)

Ihe a dum dicha egwu. Igbaliala. Onwe ihe mchoro ikwuru gi, eagle awughi 'egbe' o bu 'ugo'. 'Egbe' bu kite. So, kee kwan nke umu nwanyi anaghi eri na ala unu? O bu egbe ka o bu ugo?
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by youngies(m): 12:28pm On Apr 16, 2012
Nwanyi anaghi awa oji (A woman does not break kola)
Nwanyi anaghi akonye ji n'ala (A woman does not plant sow yam seedling into a yam heap)
Nwanyi anaghi eti mmanwu (A woman does not wear a mask/masquerade)
Nwoke anaghi ara nne na nwa (A man does not sleep with both mother and daughter)

More
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by BigBenoski(m): 2:06pm On Apr 16, 2012
youngies: Nwanyi anaghi awa oji (A woman does not break kola)
Nwanyi anaghi akonye ji n'ala (A woman does not plant sow yam seedling into a yam heap)
Nwanyi anaghi eti mmanwu (A woman does not wear a mask/masquerade)
Nwoke anaghi ara nne na nwa (A man does not sleep with both mother and daughter)

More
'nwanyi anaghi akonye ji n'ala'??' ibu onye ebe nwoke oma?
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by ChinenyeN(m): 2:48pm On Apr 16, 2012
Chitos: I love this topic. It is motivating and interesting. I am a core Ijebu lady married to an Nthigha man. I am learning our 'Igbo' language. I must confess that I personally appreciate the propagation of Igbo Language. Daalu. Igbo kwenu!
Nthigha of where exactly?
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Ninapha(f): 2:51pm On Apr 16, 2012
N'ufodu ebe n'ala igbo, Eze adighi ahu ozo anya.(in most parts of igboland kings dont see corpses)

Okorobia adighi ahu oto nne ya n'obodo m ( its an abomination for a grown man to see her mothers unclothedness) ihe ndia nile bu nso-ala tinye kwara ihe ndi ozo madu di ichi-iche kwugorori ebea. Ma abia kwanu na ihe ndi bu "Nso" n'ala igbo, odi otutu.

Nke nbu zuru igbo Onu bu , madu igbu madu ibe ya m'obu ikwu udo(either committing murder or suicide)
Nke abua bu, Nwayi iwa oji n'ogbo ma obu nwayi igo oji ma obukwa itu nmaya (breaking of cola-nut or pouring libation) na kwa imirikitime ihe ndi ozo igbo n'aso nso. Ndewo nu!
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Feraz(m): 2:54pm On Apr 16, 2012
nwata anaghi awa oji ebe okenye no
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Torch1(m): 4:26pm On Apr 16, 2012
odumchi:

Ihe a dum dicha egwu. Igbaliala. Onwe ihe mchoro ikwuru gi, eagle awughi 'egbe' o bu 'ugo'. 'Egbe' bu kite. So, kee kwan nke umu nwanyi anaghi eri na ala unu? O bu egbe ka o bu ugo?
Nwanne m daalu.. O bu egbe(i.e kite) ka umunwanyi anaghi eri na ala m..
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by ChinenyeN(m): 5:04pm On Apr 16, 2012
Feraz: nwata anaghi awa oji ebe okenye no
Nkea o bu iwu ndi be ole?
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Ptolomeus(m): 5:34pm On Apr 16, 2012
greateros: Anapuna nwayi ajadu oku ya ma obu ihe nwe-nwe ya ni ike [thou shalt not forcefully take that which belong to the widow]

Kwayere ugwu ye nne gi na nna gi na ndi okenye na ndi ogbo nile toro ogbo gi! [honor thy father and thy mother and also honor your elders as well as all age grade older than yours - its has been in iwu igbo even before the advent of bible]

Ada na iwu mbosi nkpocha mmilli ma ubochi izacha afia na ubochi ndozi uzo na ubochi ndozi obi eze ma obu obi aluzi obodo [do not absent your self on days mapped our for cleaning of the stream, sweeping of the market, clearing of roads, and the days of cleaning the palace of the king and the days of cleaning the town shrine]

Atana muo! [do not expose the secret of the masquerade cult - that is for those already initiated into the masquerade cult]

etina onye obula ife ma obu nuo ogu nu bochi iwaji-ofuu na ubochi ede-aro ma obu nu bochi ofala igwe - ubochi ndia bu ubochi di na nso! [do no harm to anybody nor fight on new yam festival, coco-yam festival or the kings festival period because those days are regarded as sacred]

etiyen na aka na ajo ogwu ma obu na ajo ihe imegide mmadu ibegi - egbe belu ugo belu - OFOR! [thou shalt not involve yourself in bad charms or involve yourself in vices that will harm your fellow man - let the kite perch and the eagle perch!]

Umunne na umunna emegbula Onweha! [brothers should not harm themselves]

that's all i could remember for now. nice thread.
Your post is very interesting dear friend.
Basically because I understand that this is not a transcript of the commandments Catholics, but there are certain traditional elements in the content.
I read that for some African peoples, the lie was one of the biggest faults. Who lied lost all his titles and was dishonored because the lie was considered a betrayal of the ancestors.
Anyone can add anything?
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by BigBenoski(m): 6:34pm On Apr 16, 2012
ChinenyeN:
Nkea o bu iwu ndi be ole?
n'ala igbo gburugburu
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by BigBenoski(m): 6:37pm On Apr 16, 2012
ChinenyeN:
Nthigha of where exactly?
abia steti
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by ChinenyeN(m): 7:16pm On Apr 16, 2012
Feraz: nwata anaghi awa oji ebe okenye no
BigBenoski: n'ala igbo gburugburu
hmm well I know places where this this iwu does not exist. So, I was just curious to know where exactly or which groups exactly did it this specific way.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by njideoby(f): 8:41pm On Apr 16, 2012
1.Anaghi egwu ji akaghi aka n'ubi [u cannot haverst unripe yam from the farm]

2.Anaghi awo onye obia nri [a guest cannot be starved]

3.Ana etufu onye gwuru udo na ajo ofia,adighi eni onye di otua na ulo.[a person who commited sucide is thrown into a sacred forest and never buried in the house]
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by iiiyyyk(m): 9:45pm On Apr 16, 2012
Nmu Nne, ji si nu ike. ezi gbuo anuri dim na obi.

Im so happy with what we are doing here. ka anyi na ga n iru.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Chitos(f): 11:46pm On Apr 16, 2012
ChinenyeN:
Nthigha of where exactly?
Anom na Umuekpe, Nthigha, Isiala Ngwa North Local Government. grin
ChinenyeN:
Nthigha of where exactly?
Anom na Umuekpe, Nthigha, Isiala Ngwa North Local Government.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by NRIPRIEST(m): 1:14am On Apr 17, 2012
Feraz: nwata anaghi awa oji ebe okenye no

You are very correct; A child doesnt break a KOLA nor say prayers on it while an older male or an Ozo titled man is around. Its a sacriledge in Idenmili!
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by NRIPRIEST(m): 1:24am On Apr 17, 2012
Akpokwana afa onye tili nmuo maka na obu ARU ! Meaning; Do not disclose the name of the person who carries the masqurade because its an abomination!
In my home town Umuoji we have three villages that cannot intermarry because they sprang from the same lineage; very ridiculous! And in this villages we do not pound palm fruit on NKWO market day! Every mudafaka knows this, because if you do break the law you must go see the OGWUGWU ALUSI!
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by odumchi: 1:54am On Apr 17, 2012
Ptolomeus:
Your post is very interesting dear friend.
Basically because I understand that this is not a transcript of the commandments Catholics, but there are certain traditional elements in the content.
I read that for some African peoples, the lie was one of the biggest faults. Who lied lost all his titles and was dishonored because the lie was considered a betrayal of the ancestors.
Anyone can add anything?

You are very correct. Lying is the most dishonourable thing that a man could've done. First of all it meant that his word was useless and it usually ruined him financially since most business agreements back then were solidified on promises. So then how can you do business with a liar? In Igboland today, titled men like 'nzes' and 'ozos' risk being stripped of their titles if they are involved in anything dishonorable.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by odumchi: 2:05am On Apr 17, 2012
Na iwu ndi Aro, onye mba anaghi egbuje mokwan emeru nwa Aro ibe ya azi. Nwa Aro nwuo na aka onye mba, ana eduruje onye onhu eje ivu arunsi ka erevuo ya mokwan ka egbuo ya.

Among the laws of the Aro, a non-Aro man is never supposed to kill or hurt his Aro counterpart under any circumstances. If an Aro man dies at the hands of a non-Aro, the offender is taken to an oracle where he is either sold-off or killed.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by sd6: 6:42am On Apr 17, 2012
Umu nnem, una emeela nke oma. O dila anye mbge m na-anu maka igbu ochu. A si m ka m juo unu, kedu ihe bu igbu ochu? Unu mana ejirimara igbo anyi bu ihe ndia dighasi iche iche Chukwu jiri choo anyi mma. Ya mere a na m asi onye mere ka akiko anyi a di ire jide nke o ji. Oburu na umu gi ma o bu ezi na ulo gi anaghi asu igbo, biko gbaa mbo ka i hu na ha gbanwere maka asusu anyi bu ejirimara nke mbu ndi igbo nwere. Udo diri unu o.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by BigBenoski(m): 6:54am On Apr 17, 2012
odumchi: Na iwu ndi Aro, onye mba anaghi egbuje mokwan emeru nwa Aro ibe ya azi. Nwa Aro nwuo na aka onye mba, ana eduruje onye onhu eje ivu arunsi ka erevuo ya mokwan ka egbuo ya.

Among the laws of the Aro, a non-Aro man is never supposed to kill or hurt his Aro counterpart under any circumstances. If an Aro man dies at the hands of a non-Aro, the offender is taken to an oracle where he is either sold-off or killed.
oh there chauvinism is well represented in their laws. Smh
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Toyatc: 7:45am On Apr 17, 2012
sweetcocoa: 'ihe a masiri mu'

Dalu ofuma Nwanne.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by Ninapha(f): 9:12am On Apr 17, 2012
NRI PRIEST:

You are very correct; A child doesnt break a KOLA nor say prayers on it while an older male or an Ozo titled man is around. Its a sacriledge in Idenmili!

Nwannem, nka abughi omenala igbo. kama nwata adigh agoo oji ebe okenye no bu nke bu ezi okwu. O na abu okeye goocha oji, owerenye onye kacha nwata ka owa oji ma kee kwa ya bido n'ebe okeye no nyebe oji ma oburukwa na eze obodo anoghi ebeahu.

whenever kola is presented in igboland, it is the mandate of the oldest man to bless the kola and those that would eat the kola after which, he gives the kola to the youngest man to break and share it starting from the same oldest man except where there is a king (Eze) in their midst, the king is to be given kola even before the breaking of the kola.
Re: Laws Of Igboland (Iwu Obodo) by dubem3(m): 11:50am On Apr 17, 2012
Toya_tc:


Okwu a ikwuru amaka ofuma . biko nu, ke ka esi asu 'i like this' na asusu igbo anyi?

nke'a masiri'm

okwu gi n'amasi'm

(1) (2) (3) (4) (Reply)

Kano Emirate: Low Activities In Sanusi’s Palace / Adopted Western Culture That You Dislike. / Oni Was A Chief Priest

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 73
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.