AgabaI23's Posts
Nairaland Forum › AgabaI23's Profile › AgabaI23's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 423 424 425 426 427 428 429 430 431 (of 528 pages)
It is harder to catch a woman cheating except she wants you to know in which case she wants a break up or doing it as a revenge. A woman who decides to cheat will do it under your nose so neatly you will never suspect. It is men that are careless and leave traces. A recent survey in Britain showed that women cheat more than men in a relationship. |
Superbrain:Good one SEFAGO:Too many Christmas holidays ahead that will be better spent if you sacrifice this one ![]() |
OK 'told' her! |
From the way you are going, you will surely cheat on him with time if you have not done so. Faithfulness has nothing to do with the society. It is what one wants! |
ibobabe:Oburo mbochi niile bu ahia eke inugo ugegbe mma ![]() |
Kedu ihe I ji echere m ada mma? Omalicha, Ada Anambara, ndii ihe i ji echere m? ![]() Udo adikwa? |
ibobabe: ![]() Ikwusie okwu ike e detopu m ahiri okwu ahu. |
ibobabe:mbanu, onwero mkpari di na ya. A bu m nwoke mara mma. Gi nwa makwa nke ahu. O kwanu ya mere iji . . . . . ![]() Toshi bu onye nke m ![]() |
Hehe I na-akpo m iyi o nini ka m mere gi? O burugodi na m zuru panti gi gbaghara m ooo ![]() |
ibobabe:Nne m I manu na a bu m ezigbo mmadu. Kedukwa ihe m , . . . ukwara ![]() |
Tosh location gi ahu, idikwa sure na chinchi agaghi na-ata gi Olekwa nke bu cincinati. Umuigbo, onwere onye nwere ogwu chinchi ya nye tosh na ebe obi ka asi na chi-chi na-atia Tooooooooooooooooooshi, olekwanu nke i ji eme onye nke gi mazi mpere mpe? Hapu otele ka onoro ebea na-asu anambra. Bia kwuta ugwo! ![]() |
E chegharigo m |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 423 424 425 426 427 428 429 430 431 (of 528 pages)
, slow and steady wins the race-and I have deadlines of january 1st so u guys can guess how my Christmas is going to be spent.

