AgabaI23's Posts
Nairaland Forum › AgabaI23's Profile › AgabaI23's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 425 426 427 428 429 430 431 432 433 (of 528 pages)
kedu ihe idere nke ha gbanwere ka o buru heavenly feeling? |
hehehe, nke a na-ako oko, oko junction bu gi bunyere m ya. Maka censoring Anurum na google wepuru adverts ha maka udi okwu a na-ekwu ebe a. Seun na-acho etu ego ya ga-esi abata ozo. Ataho m ya. |
FL Gators:Make we hear word. This is not American football. It does not look like basket ball either ![]() Congrats to clinical messi! |
Osokwa ya ya buru moderator O di eshi. Okwa ofu ihe ka m na gi na-ekwu. O burozi gi bunyere m syphi? ![]() |
You are waiting for his price to come down. Don't worry, I go subsidize for you like Sparky did for Bellamy with 250K |
ibobabe:Ogwu Inyelu m kara iru oru ofuma mana mgbe m na gi mechara ife nsoli, o bidokwa ozo. o dika I ga-anukwa ogwu ahu. ![]() |
dyabman:Cool. He is gonna play one or two games for me b efore he is sold to MUKINA |
Ihe di na nwanyi di egwu. Ma na o buro maka ndi di ka m. Enweghi m nsogbu ![]() |
O dikwa egwu na-atu oyi. Ogidiboy echetago na o ga-amu etu esi ede Igbo maka na o huru asa mma. Egwu dikwa |
Dthirdeye:Then I am afraid. |
When is drogba leaving for nations cup? |
ngwa ka chi foo. mbosi nta ka achia na owere nchi |
Nwoke anaro anwude nwoke ibe. Emy gi sef ga-akwu udo. Onwero obi ya foduzi ike o ji anwude mmadu ![]() |
ibobabe:Okwa gi bunye m ya. Igwogokwa onwe gi? |
Jee hu Avater. Avater bu sci-fi O putago. Horo-paranomal activity, New moon Law abiding citizen dikwa mma. Ma onwero ihe ozo m di mma na ya, ebe m di mma na bed O zugo ![]() |
Kwusinu Igbaru ihu. Achoghi m ka Inwe wrinkles mana igbaru ihu na-ebutakwa oya wrinkles. Adi ama ama |
Lekwa ka inweta wrinkles na-ebe I na-agbaru ihu. Ogaghi apuzikwa. ![]() |
ibobabe:Lekwanu oyibo. Kowakene oyibo ahu. Isi na aha gi bu married ka o bu Maria? ![]() |
ibobabe:Obaghi uru m I je welu oche. E dina na akwa ndina. Bia nonyere m ma I choo. ![]() |
[quote author=~Sauron~ link=topic=302710.msg5161684#msg5161684 date=1261441971]Your debt is worse than United's debt. That is a little fact you GAYnners don't know.[/quote]Please educate me. I do not know how 350m is worse than 700m |
Na wa o The monotony exhibited in the report makes it boring and uninteresting for an article from the Punch. He said . . . he said . . . unending Topic I think Obi deserves the treatment. |
[quote author=~Sauron~ link=topic=302710.msg5161661#msg5161661 date=1261441564]That is because Arsenal fans at large are shameless. ![]() Noted!!![/quote]We are shameless because we are patient and do not want to throw money around. We do not wanna get 700 m debt. We are sensible and success will not be ephemeral. That is one of the reasons why we have never been relegated. |
chamotex:More like Portsmouth winning the League! |
[quote author=~Sauron~ link=topic=302710.msg5161632#msg5161632 date=1261440874]Long spoon? The long spoon that has kept y'all TROPHYLESS for 5 seasons? [/quote]I am beginning to think that you feel the pain of trophyless season more than we do. ![]() [quote author=~Sauron~ link=topic=302710.msg5161632#msg5161632 date=1261440874]There are Christmas parties everywhere. I will not let footie get in the way of ma social life.[/quote]Next time go to Brighton beach in the winter you will see that Portmouth will beat you 5-0 |
Ginwakwanu, Igburu ula? ![]() Gi bu onye ama kedu ka isi hu onye ori? |
[quote author=~Sauron~ link=topic=302710.msg5161560#msg5161560 date=1261439416]That is normal. He is a GAYnner. . . . . .RED DEVILS don't dine with GAYnners. ![]() One of the most useless areas i have ever been to. Cold, wet, slow, boring.[/quote]Next time you have a footie game, do not go a place that is cold, wet, slow and boring. It will affect your strikers. Gunners will always make do with a long spoon while dining with the devil Red or black ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 425 426 427 428 429 430 431 432 433 (of 528 pages)


