AgabaI23's Posts
Nairaland Forum › AgabaI23's Profile › AgabaI23's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 426 427 428 429 430 431 432 433 434 (of 528 pages)
Cristalz:Still outside that bracket but I have confidence. I have tested 10th position before. I will gradually build up |
otele: wonders shall never end. O ji spanish achu, kpoo ya oteleibobabe:Onye nkem ndewoo. |
Ok ka m jee ahia ekeresimesi. Enwekwara m ike izute gi ozo mgbe laghachiri ![]() Kpachapuru otele anya, umunwanyi ndi so ya laa akochabeghi akuko ya. Ichoro iso koo ya bu akuko? ![]() otele: ![]() I na-agba mmiri na okwute. |
agabaI23:Oburu maka garri gi, m ridebe garri. Okwa nke a Toshi richara gawa ulo ogwu? Ekweghi m |
ibobabe:Nne m I ma na otego m husiri gi. O di m ka m puo ugbua I gbafuo ozo agaghi m ahukwa gi ozo. hapu otele, o dika ndi africa alachaala ulo ekeresimesi. Ahia garri adighizi aga aga ![]() |
[quote author=~Sauron~ link=topic=302710.msg5160036#msg5160036 date=1261421864]Debosky and I? That's one member i have never had any altercation with. Of course, our club allegiances may differ but apart from the normal bragging rights, i have nothing but respect for Debosky.[/quote]Now you are understanding it in a different form. No one ever said you did not have respect for him. We are saying fight like dog and cat when your so called club allegiance is on the table. Do not be too serious! By the way how was IPSWICH? |
Chei tesco ga-emechikwa maka ibobabe biara. ka m jee ahia christmas ![]() |
ibobabe:Otele Okwa I na-anu? ![]() Onwerela mgbe O tinyere oku na thread mechaa gbaa oso. O bughi onye ohuru ore garri ![]() |
ibobabe:Kpachapuru otele gi anya. otele nokwa ebe a. Kedu ihe ojoo m dere? cup size ka o bu gini? |
Oteleeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee Nwanyi aputalaaaaaaa, Otele etikaputa. Cheiii Umuasaaaaaaa Ofuduru presido. Ndi ojoooo. Lekwe Otele lara awol erioge aputago maka Igbobabe biara na ogbe. Ihe emebigoooooooooooo Otele kedu maka gari central london? |
ibobabe: ![]() O buru na ikwetere, O gaara abu mu choo igotere gi akwa I gaghi ama. Emechakwa gi na ya ahara Ma cup size gi amacha m ya ![]() Hehe , mbanu agbala oso. A ga m eje choo ihe mu ga-eri ugbua. |
Onye ra ka gi ga-adagbu m? mbanu. Size 10 bu size gi. Onwero mgbe m gbara gi na m na-acho urhobo. Esoghi m na ndi ahu. ka ma ya m kwuru aguu otu ![]() |
ibobabe:Ike gi O ra ka bons? O buru na ike gi ra ka bons, imara na o bu udi ndi ahu ka m na-esoghari ![]() Adighi m esoghari excess fat though. |
ibobabe:Mba enwere m class. O buro ihe niile ka m na-acho ![]() |
ibobabe:Naani gi ka m churu i ju. ![]() |
ibobabe: Ngwanu ya jidenu obi ya aka ![]() |
ibobabe:Ebe O mechagoro ego? He de craze! Ya tuwanu gi ime. ![]() |
ibobabe:Aka m no ya. O maka ya mere I ji gbaara m oso. O di mma nsogbu adighi. A na m eche mgbe I ga-abia. A mara na obi ga-ezugo the guy ike ugbua. hehe |
ibobabe:Igbaala akwukwo o bu? Comgrats. kedu ka O si gaa? |
sandee575:Toilet na toilet, abi airport toilets get gold seaters? |
Ngwa nnoo Bianu chuo m oyi asa nnwa ![]() |
hmmm O dikwa risky. I tozuwagokwa na nwanyi. I bughizi nwa baby, nke mere na ujo adighizi atu gi. Finally nno mana aha abuo efitiro gi. I ga-agba m na anwu? lol I ga-abianu mu na gi anoro na-anwu. |
[quote author=~Sauron~ link=topic=302710.msg5159971#msg5159971 date=1261421372]See this mumu. . . . . I am 19th on the table and you are 40th. . . . U don't even deserve to show your face here.[/quote]My bad, but do not rejoice yet because I was once in top ten. I just had to look away for a 2 weeks and team was in shambles. Hang on there if you can ![]() That does not remove fire from my observation though. I have never seen the duo talk peacefully. |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 426 427 428 429 430 431 432 433 434 (of 528 pages)

. . ibibabe is disregarding my advice o . . . . . agaba choro ime aru this xmas o 



