Romance › Re: Nairalanders, Your Opinions Pls! by chika98: 5:04pm On Oct 20, 2008 |
african2: Can you go ahead and get married to a lady whose mother's character you detest so much? It depends. Is she the kind that listens to her mother?? And will do anything she says?? If so then RUN! If no, then go ahead and marry her. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 11:18pm On Oct 19, 2008 |
presido1: @Agaba nwoke m ga m ga hie ura jor. good night. Ngwanu anyi ga egwu mgbe ozo. Nite nite. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:58pm On Oct 19, 2008 |
Presido: Orubeghi mgbe iji alaba? ula otuwabeghi gi? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:40pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Agaghi m agwa gi ebe a. Ka ma mara na m etozugo ihe e ji nwoke eme ma o buru nke ahu ka ichoro ima.
Abughi m chinenyeN Ngwanu ahotaram. presido1: asi kwam ma i'lakpoo la with saying good night.
Bia jenny ebe a awughi nazi thread.
Nne afo ole odi na eme ya ihere, o'kaaala. agaba na my 1st uncle wu klass mate oge ana agu standard six about 45 years ago.  ma uncle si na oma akwukwo that time but adika uburu ata go nchara now. Onu gi eh? Ahubeghim mbu! |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:31pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Nne Iji afo ole m di eme gini? Ihe onye na-eme si na chi. Aro ole onye di abukenere ihe baara uru Achoro m ima. Oweghi ihe ojo di na ya. Danke: asim kam bia leharia anya. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:18pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Enwere m ike I mata gi onye i bu. Mana m choo ime ihe oma, adighi ele anya n'iru
Mgbe m ga-acho imata onye ibu ma o buru na m choro ihe na aka gi di ka ndi na-agba chloroquin. Adighi m eme etu ahu. Odikwa mma. Afo ole ka idi? presido: Onu uto gi di too much. Danke: Adim mma. . gi kwanu? |
Travel › Re: Celebrities You've Met On Board, Airports And Abroad by chika98: 10:10pm On Oct 19, 2008 |
I saw Sophia Ogunaedo at Heal throw Airport once. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:06pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Kedu if I ji e measure seriousness? iga azuru onye ina amaro ticket? ke ahu anaghi eme ya eme. presido1: Lol isi dim mma. owu agaba bu onye isi na adichighi mma. iji date ya eme nini, i'choro i'kidnap ya na odu ugbo elu. anuru m na umerenne gi wu niga delta  okwa gi nyere m ya. nwanne fela Ikwo la ihe ma ahu! |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 10:01pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Hehehehe O mewala shakara. Anyway ebe O bu na presido buzi Richard Branson Nsogbu gi nile agwula. kwuo date gi  shakara ndi ebe ole? As if idi serious |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:53pm On Oct 19, 2008 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:46pm On Oct 19, 2008 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:37pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Nke ahu iwepuru O dighi eme ndi mmadu ha adi healthy. Nke ahu na-eme ndi mmadu ha adiri fit Na you sabi Presido: Anaghi alota ulo maka abum nwa skul and ejighim ego ugbo elu. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:30pm On Oct 19, 2008 |
presido1: Onye gwara gi na ebi m na Ca, anoghi m obodo amelika. Ano m closer to home. Ibi na naija then huh? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:29pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Kedu ihe ha ji si na isi adighi gi mma? maka na ihe nile bu na nkebi na nkebi.
Moto na nkebi Room na nkebi Bathroom na nkebi Something like that. But I kinda like it maka ona eme ndi mmadu adiri healthy. |
Romance › Re: My Religion Crisis by chika98: 9:26pm On Oct 19, 2008 |
Is your family going to accept him? If you think they will then cool if not you know what to do. |
Romance › Re: My Heart Is Broken And I've Lost My Love.- (Help me move on) by chika98: 9:25pm On Oct 19, 2008 |
Move on jare. Seems to me like you're still young so welcome to the world of dating and heart breaks. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:20pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Nne or pay as you go. lol
Onweghi onye o ga-esere gi na ya. Well I guess odikwa mma otu ahu sometimes. I like the U.K though. Even though ndi enyim chere na isi adighi m mma for liking it. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:13pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Kedu ihe I si m mee? Oweghi ihe m si mee oo. Onato cha ochi that's all. Unu na adobiri oku adobiri |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:11pm On Oct 19, 2008 |
presido1: Kee stati ibi, ahu go m ngi na 805 before. ichoziri ka m kpa agwa ndi mba mmiri ka obu ndi ofe mmanu. 805 indeed. Ebim na nm. ino ca? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:06pm On Oct 19, 2008 |
agaba123: Nsogbu adighi. A ka m topuru up electrik m. Ha bia gbubie ya, compensation all the way. This is UK  Ndi Uk na topping up electrik.  Anam ahota unu oo. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 9:05pm On Oct 19, 2008 |
presido1: good question, ebe i'no na aga chochi, abi no be u? Okwa ibiala ikpa agwa a typical igbo man now. Obughi m ka ihuru and besides anyi ebieghi na otu state. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:59pm On Oct 19, 2008 |
presido1: Odika ahuru m onye yiri gi tata, ebu kwala mgbo onaghi adi mma. Ihuru onye yiri m na ebea? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:47pm On Oct 19, 2008 |
Not all day but anyi anaghi ebu mgbo na skul ebea. Ichoro ka achupu m? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:41pm On Oct 19, 2008 |
Amaghi m ihe m ga na eme. Maybe studying or something. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:35pm On Oct 19, 2008 |
lol. Mba m justuru na aju. |
Culture › Re: Nigerian Women Are Becoming Monsters by chika98: 8:33pm On Oct 19, 2008 |
I don't listen to generalizations. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:31pm On Oct 19, 2008 |
presido1: kedu ajuju nke obu, obu nke chlo'quin ka obu ebe m no? Ajuju maka ihe ina eme na sunday a? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:27pm On Oct 19, 2008 |
Ok ohh. Izabeghi ajujum juru gi? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:24pm On Oct 19, 2008 |
onye ka ana agba chloroquine nkea? |
Culture › Re: Igbos come show your proverbs skills by chika98: 8:22pm On Oct 19, 2008 |
Anaghi ano n'ulo ewu amuo na oba. lol |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:21pm On Oct 19, 2008 |
presido1: Ano m everywhere, ano kwa m very close to you. Akuko ifo. Ele nke n'eme this sunday for you na? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chika98: 8:16pm On Oct 19, 2008 |
presido1: lol good na idi mma thatz the most important ffin. ok achoro m ngi gaa obodo eliza. no be ebe ahu ka i'no? at least achorom n'gi, is that not good?
That's good. Kedu ebe ibe? ino obodo oyibo ka owu naija? |