ElosAgos's Posts
Nairaland Forum › ElosAgos's Profile › ElosAgos's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 (of 11 pages)
jay bee:Can you get me desktop then ![]() |
ifyalways:If you know Onitsha, you know All Saints Cathedral. Thats where I live. I wud like to meet you. |
Fhemmmy:Please, you can verify if it's real or fake. You have to see me to give me the laptop pls. |
Pls, the request is now invalid. Pls, have a blissful day. |
It's on sales in the school now. |
Has anyone signed it recently? |
[size=15pt]HAPPY NEW YEAR TO EVERYBODY HERE[/size] |
Odizi ka otego m puru na threadia. Ngwa, alotago m. @Ndi Igbo na ndi obia{Visitors} MERRY CHRISTMAS @Ndi na abughi ndi uka Baruka du Christmas ![]() Good Day Everybody. |
Ify, Nne, HAPPY Birthday soo. @Presido Bia Pres, i gwabeghi m whether accusation nile Ikomi na Tosh na accuse gi ma o bu eziokwu. Tosh Kam juaa gi ihe m juru Ikomi I BU ONYE UWE OJII ![]() Echerem ma enwere ihe a na akpo Privacy Policy. @ALL okachasi Agaba, ChinenyeN, Ify HA, Ikomi, Romeo, Toshmann, Presido, Otele(onye mkpotu), Asha, Icecold(onye ohuu) na NDI IGBO NILE Wishing unu niile HAPPY CHRISTMAS na A HAPPY NEW YEAR Chetanu ndi no around you ma I na anu mana atakwa. |
Aghotaghizim somethings ana ekwu ebea Presido, Kedu ihe asiri na I mere? ![]() Gwam whether ma o bu false allegation or na obughi? Ikomi, I budu onye 'uwe ojii' sef? ![]() Ka i bu onye na investigation 'ime odidi'{Pregnancy} ![]() Ify ANYI ![]() Kedu maka taata? Ejim n'aka na ahu di ya nma? Ify, threadia will live ebiyaebi and forever. Ihe Presido ha na ekwu mere mcheta ekwu a: 'Nkechi onye tubara gi ime? Nkechi: Anom na nro O na asim ka anyi jee' NDI IGBO NIILE, Ekpere m bu na: Chineke ga eduba anyi nile na afo 2009 AMEN |
Please, has anyone bought the Cards and registered? Please, can anyone who has registered online THIS YEAR tell us what the procedure was like. |
Please, has anyone bought the Cards and registered? Please, can anyone who has registered online THIS YEAR tell us what the procedure was like. |
slimfine:Slimfine NNOO. |
@Romeo Kedu ihe ichoro ka anyi gwa gi na eme? ![]() ifyalways:I dikwu m nma too. Muo taata n'udo. Okwa nwa ekeresimesi ka taata ahu ga abu ![]() |
Ndi Igbo ibem daalunu. Long time anyi ahughi ![]() Asiri m kam si unu nile " UBOCHI OMA" Chineke koo n'ubi unu dika unu na ako na ubi Chineke. Ebee ka Ify[b]mgbenile[/b] tinwere isi ![]() |
Ha na-ata anu mmadu, ha anaghi ata anu mmadu. Hapunu akuko ahu biko. NDI IGBO KEDUNU? |
This is the newest information from UNIBEN in respect of 2008/2009 admission into the School. "You have been provisionally admitted into University of Benin. Your member record has been created. Please purchase a second Application Scratch Card and proceed to 'Check Admission'". |
I would give you CAPUSU |
studio43:That's newest FOUNDATIONAL ENGLISH ![]() |
[quote author=Danke. link=topic=19138.msg3187914#msg3187914 date=1228528174]kini omo yoruba yi se ni bi bai? [/quote]Gini ka onye kwuru Ndi IGBO, Ubochi OMA |
Great Uniben Students!!! GREATEST!!!!!! |
toshmann:Isi Jos alota obodo gi? Hapu ihe na eme ebe ahu ma lota obodo OMA gi. ALA IGBO AMAKA NDI IGBO |
Greatest UNIBEN students!!!!!!!!!!! GREAT. How's hols? |
NDI IGBO! Kedu ebe unu gara ![]() Ekeresimesi is here |
fdigital:[What a way to say Hi, guys] NNOO. |
@Juniorevan Thanks very much for your reply. BUT, The status bar appears but the progress loader that is green. I couldn't see how the page loads. The status bar is just blank when the page is loading. Please, what about the dead NAVIGATION BAR ie Refresh button etc. |
SimiBrasil:Simi Thanks for finding out. ![]() Kedu ka I mere? [How are you?] NDI IGBO NDEEWONU!!! |
nana:Nana You just |
Troynow:I'm joining you soon ![]() EE To Sentence in Bold lol ![]() |
Please I would be very glad to get my Firefox browser back to normal. I went through the Internet connection, even Modem connection. After that, I connect to Internet and started Firefox but couldn't see the progress bar to know how it was connecting. I even did a system restore to the previous day but the problem persisted. Even after putting a web address and open a new tab, the initial web address I put will still be there instead of opening a blank new tab. Even the BACK, FORWARD, REFRESH and STOP buttons went dead after some times. Please, Can anyone tell me what the problem is and possibly how to solve this problem because I prefer to use Firefox[Mozilla]. |
Troynow:Greatest Uniben Studentttttttttttttttt!!!!!!!!!! |
Sam Milla:Ify siri na o na esi ofe. Abacha a bu OFE ![]() |




[/quote]Gini ka onye kwuru