Fingard02k's Posts
Nairaland Forum › Fingard02k's Profile › Fingard02k's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 71 72 73 74 75 (of 75 pages)
Biko nu,umunwoke anyi na umunwanyi anyi kedu ndi ka hu ego n'anya |
"ỊZUGBE" bụ asụsụ Ịgbo nịle ewekọrọ ọnụ,nya bụ ebe asụsụ nịle zugbere/gbakọrọ/bịakọrọ ọnụ.ị họtagoya kịta |
English = BEKEE/OYỊBO Me/I = MỤ/M You = GỊ/UNU Them = HA All = NỊLE Person= NMADỤ Father = NNA Mother= NNE Child = NWA Children= ỤMỤAKA/ỤMỤ Boy = NWOKE Girl = NWANYỊ Brothe/Sister= NWANNE Family = EZIN'ỤLỌ Adult = OKENYE HEAD = ỊSỊ Hand = AKA Eye = ANYA Nose = ỊMỊ Mouth= ỌNỤ Ear = NTỊ Leg = ỤKWỤ Finger= MBỌ Come = BỊA Inside= ỊME Outside= ỊLO In = ỊME Out = MPUTA Go = GABA/GAA Don't go= A GANA Run = GBA ỌSỌ/ỌSỌ Fast = ỌSỌ Up = ELU Down= ALA/ANA/ANỊ Front = Ịrussian Back = AZU Center= ETITI Walk = ỊJE Stop = KWỤRỤ See = LEE Where= EBE Take = WERE Good = EZỊGBO Bad = AJỌ Love = ỊHUNANYA/ỊFUNANYA Power= ỊKE Giant = DỊMKPA Language= ASỤSỤ Letter= EDEMEDE Bible = AKWỤKWỌ NSỌ Book = AKWỤKWỌ House= ỤLỌ Church= ỤLỌ ỤKA School= ỤLỌ AKWỤKWỌ Bank = ỤLỌ ỌBA EGO Work-place= ỤLỌ ỌLỤ Cup = ỊKO Spoon= NGAZỊ/NGAJỊ Plate = AFELE Soup = OFE Meat = ANỤ Fish = AZU Snail = EJULE Sea =OSỊMILI Water= MMỊRỊ Sand = AJA Land = ALA/ANA/ANỊ Earth = ỤWA Heaven= ELU ỊGWE Paradise= ALA EZE God=CHỊ/CHUKWU/ỌBASỊ/OLISA (Christian)God= CHỊN'EKE Ọgula k'ọham ugbua |
100= otu nari / nari 101= nari na otu, etc 110= nari iri 111= nari iri na otu, etc 120= nari iri abụọ 121= nari iri abụọ, 200= nari abụọ 201= nari abụọ na otu, 210= nari abụọ na iri 211= nari abụọ na iri na otu 500= nari ịse 510= nari ịse na iri 511= nari ịse na iri na otu. 1000= otu puku 1001= puku na otu, 1010= puku na iri 1011= puku na iri na otu 1020= puku na iri abụọ 1021= puku na iri abụọ na otu, 1100= puku nari 1101= puku nari na otu 1110= puku nari na iri 1111= puku nari na iri na otu 2000= puku abụọ 2001= puku abụọ na otu 2010= puku abụọ na iri 2011= puku abụọ na iri na otu 2100= puku abụọ na nari 10,000= puku iri 50,000= puku iri na ịse 100,000= nari puku 500,000= nari puku ịse 1,000,000,= otu nde/ nde 500,000,000= nde nari ịse 1,000,000,000= otu njerị / njerị Ọgụla ka ọham ugbua |
1= otu 2= abụọ 3= atọ 4= anọ 5= ịse 6= ịsị 7= asaa 8= asatọ 9= ịteghete/ ịtoolu 10= iri 11= iri na otu 12= iri na abụọ 13= iri na atọ, etc 20= iri abụọ 21= iri abụọ na otu 22= iri abụọ na abụọ 23= iri abụọ na atọ, etc 30= iri atọ 31= iri atọ na otu, etc 40= iri anọ 41= iri anọ na otu, etc 50= iri ịse 51= iri ịse na otu, etc 60= iri ịsị 61= iri ịsị na otu, etc 70= iri asaa 71= iri asaa na otu, etc 80= iri asato 81= iri asato na otu, etc 90= iri itoolu/ ịteghete 91= iri itoolu na otu 100= nari |
A B CH D E F G GB GH GW H I Ị J K KP KW L M N Ñ NW NY O Ọ P R S SH T U Ụ V W Y Z ===== ==== === ===== ===== ==== === ===== a b ch d e f g gb gh gw h i ị j k kp kw l m n ñ nw ny o ọ p r s sh t u ụ v w y z nke a bu "a b d" Igbo odi iri ato na isi (36) |
This thread is for those that wants to learn Igbo language,those who can speak and for those who cannot speak well or write in Igbo,so come on you gotta love it. Biko nu k'anyị tikoo aka ọnụ kuzịere ndị ọzọ asụsụ anyị, maka na a sịrị na anyukoo amiri ọnụ ọgba ụfụfụ. |
Ndị Ịgbo kwenu, ụmụnnem na ụmụnna, nwoke na nwanyi, anam ekene onye ọbuna nọọ eba n'obi ọcha.Afam bu Ịfeanyị abu onwe Ọka.biko nu k'anyi were eba mara onwe anyi,kwado ala anyị,kwanyite asụsụ na kwa omen'ala anyi.BIKO achọrọ BEKEE/OYỊBO sọ Ịgbo Ịzugbe ka achọrọ,ka anyi wee n'ahọta onwe anyi. Daalụ kwanu |
Ply can i use my N71 to capcture screenshot?. If yes pls how can i do it, help 4rm any body i need it badly |
See if i bi presido i will give every body oder to kill any gay person he or she see or heard and i will give big bonus to any body that get the highest number |
I HATE NORTH AND ITS PEOPLE AND EVERY THING IN IT.I WILL NEVER EVER GO TO NORTH IN MY WHOLE LIFE.THIS CRISIS IS NOT ABOUT ANY RELIGION LETS NOT DECIEVE OUR SELFS.THE PEOPLE THEY (HAUSAS) ARE FIGHING ARE THE IGBOS THATS THE WHOLE TRUTH.HAS ANY OF CRISIS IN NIGERIA BEING STARTED BY IGBOS OR IN THE SOUTH EAST? WHY ALWAYS IN THE NORTH? DO WE (IGBOS) KILL THEM (HAUSAS) LIKE THAT? THATS WHY I SAID I HATE THEM "NORTH" (HAUSAS) |
I HATE NORTH AND ITS PEOPLE AND EVERY THING IN IT.I WILL NEVER EVER GO TO NORTH IN MY WHOLE LIFE.THIS CRISIS IS NOT ABOUT ANY RELIGION LETS NOT DECIEVE OUR SELFS.THE PEOPLE THEY (HAUSAS) ARE FIGHING ARE THE IGBOS THATS THE WHOLE TRUTH.HAS ANY OF CRISIS IN NIGERIA BEING STARTED BY IGBOS OR IN THE SOUTH EAST? WHY ALWAYS IN THE NORTH? DO WE (IGBOS) KILL THEM (HAUSAS) LIKE THAT? THATS WHY I SAID I HATE THEM "NORTH" (HAUSAS) |
Pls i hav problem downloading with my opera solibay.i dont know to use opera/solibay to download in my N71 with MTN.cant my 71 download or what?.my people pls help me i beg.anybody |
Pls help me.my phone (N71) backlight does not work and camera for over 2weeks now.when if i enter cam it will write "HARDWARE FAILIER/ RESTART CAMERA dats wat i get pls what will i do pls HELP ME |