Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 858 859 860 861 862 863 864 865 866 (of 1020 pages)
it might be for personal reasons ![]() Generally speaking,i think it might be either,hes married,he doesnt trust the gal enough to keep her in his house or his living a lie. . .his house might not be in tune with the picture his given to the gal.am speaking for myself anyway,he alone knows the real reason/s. |
@Zaria Rotflmao ![]() guess Maykelly is the one that hid beside the plantian trees ![]() |
Igbo birikwanu ! unu a gakwara ka ? Aha obodo ufodu na ala igbo . . .o dikwa egwu ole d criteria for choosing aha obodo sef?Obodo dika : Amakohia a real small town ole otu osi ka ohia?Umuaka Chineke ooo,ndi a e weghikwa nwatakiri ebe ahu,lol ndia bu ndi ike,hmmn aha ahu a dabaghi adaba at all Awo-omama gini ka o putara ? all awo na amali elu now ![]() Mgbidi ole ebe d mgbidi no? Oru why cant they change it?oru. .ohu,maybe its not what i think ![]() Ekwe ndi ekwe ekwe ![]() Umunya gini ka ha na "anya" site na mgbe ochie rute now? Ohafia its developed ugbua,e weghizi oha there so cant they change it? lol,diri gawazie. Izu uka ohuru to onye o bula. |
tyna1:Roftlmao May-Kelly,lol. . . .e go better for you oooooo.iseeeeeeeee ![]() whatever it is with you,whatever is the attraction,that brings ONLY old married men to your way. . May it be brokren today.iseeeee ![]() From today,henceforth,energetic, young happening guys wud begin to look your side. boys kpatara ego na nwata wud consider you soon,dear. agadinwanyi babyyyyyyyyyyyyyyyyy ![]() |
Ahum niile buru nani onu,o zughi inye gi ekele.Ekele diri gi Okaka na ihe oma i mere na ndu Ikenna.onu anyi niile juru na ekele.dalu Jisos. |
Igbo kwenu !!! Romy ginibukwa F9,qualification series owu ![]() A na eke ego ebe ahu? euro ka o bu pounds?Lol ,Romy site ndi igbo ahu na wikidepia ,i decha ihe ebe ahu,a maghim onye na edehari ya A garam ebe ahu decha omaricha "edemede",a maghim ihe mere d edemede,o dighi otu m siri dee ya. ![]() weekend oma nu.Echi wukwa uka. . . .no excuses ! otu rove |
o di nma ooo. you are lucky then.a likerim ndi ohuhu sha.Umuahia is a coool place.ndeewo,ada igbo. kele di gi na umu gi.hope na i ga na abiakwa ebe a often.a gbakwala oso Ikomi kwusi itum mbo buko just kwusi ya now or. . , . ndu mmiri na azu. |
Jenny i si na i bu onye ohuhu? a luru gi there ka i bu nwa afor Ohuhu? a nam abia ohuhu steady.ekpe ha bu d best though i hate it mgbe ha na asi " mbiara mbia laa sometimes i stay sha.its a dangerous fun anyway !a bum onye Arogod.Esim umuhaia ala ulo and e nwere m lots of enyi na Umuahia. ke maka erhm kezi aha that joint.cheiii echefuola m ya. lol nwanyi "anu ohia" na arochukwu streeti,mu na nna m na ala ulo,we do always branch ebe ahu for a enough dose of anu ohia. kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu igbo ! |
baz101: humantoy:speechless i am ![]() |
smile4kenn:the minister said,the minister lamented,the minister this n that ![]() is that the solution to the problem?Now that he/she is just knowing it,what is the next step now?whats she /he gonna do about it?na lamenting we go chop? ![]() |
lmao Echelon,heheeeeeee nke gi a dikwa egwu.Mortiple tinyere obere "rikom" na nke ya,nke gi a di without "kpom na elu ma obu rikom" lol o nwere ihe umu nwanyi mere unu abuo tata? ![]() @Topic,ebe nwata na ebe akwa na atu aka,nne ya anoghi ebe ahu,nna ya anoro ya. where a crying child is pointing at,if the mum is not there,the dad is there. Echelon na Mortiple,unu were eze unu guo ire unu onu ole ihe umu agbogho mere unu recently?ude akwa unu abuo yitere ![]() |
Ofcos i wud.i wud speak every language i know to them and encourage them to learn. my mother tongue wud be the basic language spoken in the house. |
jennykadry:Jenny echebirim gi echebi hoha ![]() iwu onye ohuhu ka iwu oney ubakala ma obu umopara sef. ![]() a hughim gi na ekpe last yr? lol ndeewo once again !Echelon,i macha kwa faky |
May kelly:coming from agadi nwanyi baby approached daily by ndi agadi ekwe nka. anti gwem gwem gwem,i ka kwara aka ! |
Echelon dalu. Mortiple ilu ndia kpukwa oku na onu.o nweghi onye ga ata gi uta,Okwu ka i kwuru ! ![]() @Topic,okwu e kpebiri na awaghi oji,echi a ga ekwughari ya. if you conclude a talk/issue with out breaking the kolanut,d next day,the same talk wud be repeated. |
I di nma onye ezi omume.Ekele diri gi. |
Ok then. @topic,Once |
cheei Mortiple na akuko.is this another Mike ejeagha na etiti anyi? Jisie Ike nwanne. Jenny ndeewo. Yougies,Echelon na Kashiff,ekele m. @topic,ede na e ruru onye na e weghi eze(e chere m na o kara aburu ube and not ede )the cocoyam always gets done/ripe for the toothless ones Nkita si na ndi nwere ike a maghi ano odu. the dog said that those with nyash no sabi siddon |
lmao Igbo kwenuooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooh nnenneigbo o flashing ka i biara ime anyi now ka o bu nini?bia ma koro gi akuko.whos done,whos doing,whos not done and what has been deed ! ![]() Romy my rove Jennykadry,lol i knew you must buririri onye igbo.ndeewo baby.i noro,i noro ji,no shaking,no akwukwu babe balance wellu for ebea,usu na mugu eweghi mouth for nkolo a.ndeewo. and buko for all d amu nko in the house,Jenny nokwa na bee di ![]() GC udo o dikwa? ![]() igbo kwenuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuuu oh ![]() |
i di nma onye ezi omume.dalu for ngbahara njo.dalu for amara gi.dalu for your spirit n'ime anyi to convict mgbe o bula anyi dafere uzo.gbaghara onye ezi omume.dalu onye nwuru onwu n'ihi njo anyi.dalu n'ihi na i nwewo anyi m nwere onye n'ike nmehie na onwunwa. dalu Jisos for your mercies. |
lol Mary Mary,ole ihe mere i jiri kwuwe what you know its unfounded and not true.Every reasonable man,tribe not relevant here,would want to have the basic things of life before getting married BUT not till the ages you so mentioned.No way,its not obtainable anywhere.If it even is existing,then its an individual problem and has NOTHING to do with the persons background or tribe.the Fact that you have seen one or two or even 100 million late marriages in igboland does not and can never mean that igbo men don't mary early.each man/woman marries when she/he wants to.a matter of choice ! I feel bad for you if you have been approached by old papa spinsters alone,i go better maybe its your enviroment,maybe its you,maybe its your luck . . i don't know vraiment !do have a nice day and jirikwa nwayo with all those old papa spinsters suitors of yours |
lol ike agwula gi agadi nwanyi babeyy?i che na owu nani gi ma ka esi ekwu word abi?i hula uka gbalaga. . . .what you cant stop/handle better dont start ! Now,Para onwe gi pagarala umu agadi nwoke ogbete market. . .no you are in Ph,erhmm ndi spare part mile 2 nda mary special,a home away from home for papa spinsters ozu a na akwaghi akwa. @OP,find out and tell us pls. nshiko si azu ulo banye nne ya afo. ![]() |
lol baboolight it has just been said now.make it fresh and new ![]() seun001,nothing much been happening wheres Bblak and sylvia? @Topic,dont |
lol i do eat lots of those maggots or whatever they are called.its so sweet,well garnished with pepper . . .pop in and out ! ![]() kpokpo garri is a delicacy i cant forget easily.i wish i knew how to prepare it myself. Ola is yet to show since that "owo soup" weekend.i hope hes ok?has the owo gone wrong somewhere?my hand no dey ooooooooooooooooooooooooh ![]() liftedone if and when you get the makossa,download and post it here for our viewing and listening pleasure. komekn wadooooooooo. Isoko wadoooooooooooooooooo |
lol biko gini bu "ukwu digi ka ogo m"? a norom odu na komputer for a long time and somebody abia n'ulo anyi so i stood up and strechted myself,ya sim na "ukwu di gi ka ogom nwanyi" o putara na ike gwurum ka o putara na m noro odu otu ebe for a long time? |
@kashiff,i still che na "iro anya" should be "blinking" "frowning" might be i gbako ihu.it is connected with "ihu niile" (the face as a whole)while "iro anya" (blinking) starts and ends with the eyes only.echichem sha ![]() @Topic,onye na amaghi mmadu na akpo ya onye a he who does not know someones name/worth calls him this man/fellow |
ChinenyeM ndeewo.we missed you lots too. ![]() who am i saw? nnenneeeeeeee welcomu nne noo.ndu mmiri na azu. egbe bere ugo bere. igbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii |
LMAO ekwute okwu anu obi amapu agadi nwanyi. ![]() well,find out and tell us,Me especiallly. lol,afo ole ka i di?maybe you don depreciate thats why its only the old omata pot bellied money bags that are intrested in managing you as their 8th in my place,a na akpo udi gi nwanyi e ji ele nwoke agadi to help them curb all these old age diseases. . .a hapuru gi otu ulo elu,otu 404 peugout na occasional WU.lekwa gi lekwa papa ya. . .MANAGE HIM WELL. while the bonafide wife no somewhere na ele umu ya omugwo,eri okporoko na azu ndu,you are bought over to manage the 45 yr old papa spinster ! nwanyi ga ele ya agadi. . . .goodluck ! now its time to go enjoy a sweet phocking session with some young energetic horse and not some old epileptic papa that is viagrarized and can't prolly perform. wish me well too ![]() mkpi furu uzo na zambezi road i kala,o dighi onye ga alu gi,i kala ! ![]() you should be happy sef na o nwere ndi ka na ekwe gi onu sef ![]() isi kote ebu,o gbakasia ya ahu niile.agadi nwanyi babe na ndi agadi nwoke wazup ![]() ejule ha ndi nne nwanyi ![]() |
nwandolina:lol Ekuke Onitsha narakwa ya shoe i fear ground ya ![]() Honestly,ihe mere some mmadu ka ji abia here bu maka the bond and ihunanya and good friends anyi metara hia,if not. . . .say wetin mere?NL gbakwa oku. onye ziri nkita ozi? ![]() Presssssssssssssss,o karia like this ihe ga emekwa?ekperem no with you anyway. Toshiee,Fake zirim ozi m zie gi.i hope to bump into you so i can ziela gi d ozi. darfur,Ikomi,Ynot,Romy,Echelon,Mortiple,Kashiff diri gawa otu love |
@OP as it seems its just YOU that can prove that igbo men marry late at age bracket 45 to 60,it would be YOUR duty to find out WHY and your RESPONSIBILTY to tell us . akwuna kawa nka,ya ewibe akwa ocha si na owu mmiri nyega ya nsogbu. ![]() |
Onye yiri gi Jisos?Ole onye a ga eji tunyere gi?Ole onye a ga eji ma atu nyere gi?you are an awesome God ! ,i di omimi.O nweghi onye ma obu chi di ka gi.Umu mpia mpia mmuo na chi na arusi na ama jijiji na ihu gi.Aha gi nani na eme ihe iriba ama.dalu onye ezi omume.Ekele diri gi,I mekwala ya ozo.mere gawa Jisos |
lol Seun001 where have you been?missed you rots,ma rove @Topic,dent |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 858 859 860 861 862 863 864 865 866 (of 1020 pages)




,i decha ihe ebe ahu,a maghim onye na edehari ya

lol ndeewo once again !