Ifyalways's Posts
Nairaland Forum › Ifyalways's Profile › Ifyalways's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 943 944 945 946 947 948 949 950 951 (of 1020 pages)
be specific mister. . . |
THANK YOU. does that imply that there is something devilish with the school? ![]() |
who said so? didnt you hear someone say its for her great grand father to his 6th generation? |
nky lara ulo december? iba gi ahu a labeghi?hehe kedu kwanu maka oby? i asked before and am still asking,ole udika ugbo nky ji abia akwukwo?Ok i wud give you small expo now.choose: 504 505 coaster bus okada/inaga leggedes/oji ukwu eje aba. i mara na i maa onye nky bu,nyem the rite ansa and you have just otu nkeji to do that |
ho . . . ![]() |
papa pres i si 72? e chekwa m na i na agwado 98th birthday gi na oge na a dighi anya? boolu?efe di,o buru na a naghi m agba boolu nke ozo , e nwere m ike ile boolu nke i na ekwu maka ya.kedu maka toshieeeeee.? nnenne kwanu?hehe pres echetakwam gi na nkechi mgbe ahu iba biara gi.hehe |
presido1:hehe papa pres,anya gi a kpowala be dat. faky is coming to post now.cherekwa hehe agadi abiawa la gi ooooooo |
presido1:buko hapu m aka oooooooh. onye ndufe,o kwa i chowala i tinye m okwu na onu ? ok,a dighi m single.a dim doubly double.i hotara? hehe haha ,fakyyyyyyyyyyyyy ngwa chere ma ga doputa ya now to show and prove that am not single. e jim d key,errrrrrrrrrrr the igodo . fakyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyy |
faketan:kiliwee nwachukwu. ![]() i bawa la ka o nwere ihe i puru ime sef but Ikomi hehe,ok.ekwere m na isi. papa dalu so.a gam anwu dogonyaro na gwogwolise inu.i ga egbere m ya? m bia? faketan,m hukwa ukwu gi na ma o bu aka ogologo gi ahu na ahu m again,m ga eji nma kubie gi ya. i hope na obi kara m ![]() |
presido1:just like onye e nyere palmmy nye ya kalama o jiri nuo d palmmy abi? o bu m ziri unu ozi ilu? buko d law here is tua ilu and kowachiate please. mana papa pres a maghi m na i di good with ilu like this,e chekwa m that you were only good in anulism na nwanyizim as for youngies,hehe onye ahu bu agadi ekwe nka. |
Ikomi:baby no nsogbu.everything,i mean ife nile is well kept and packaged for you and you alone. .faketan:gini ka i ji ![]() ![]() |
ROTFLMAO. hehe haha ![]() who is accusing who here ![]() |
almondjoy:were there doubts in the first place ? lol ROTFLMAO. A.J .hehe.anyway,am happy you passed the :most important test of all carry go,sis. ![]() |
Happy new year all. ![]() |
i see. thank you olofofo. heard your name is amebo,no doubt.lol heeeeeeeeee,hmmmmmmn lola land before you take off,you hear ? ![]() |
hey ikomi my darlgn ole ebe i gara kemgbe? even on your birthday according to nurse eliza bi na gate mkt umuahia,you were no where to be found.iwe di m na obi.m sicha abakaliki rice,zuta akara na kwulikwuli yet a hughi m gi ngwa happy birthday and afo ole ka i di now.? ![]() i missed you lots,buko i gawa ozo,i nye m sign,inu. ![]() |
youngies:o bughi na i kwuru,a nuola m ogwu buko.the thing was so bitter though. ![]() ole gi eeeeeeeeeeeeeeh nwoke igbo izugbe+orumba,echebobo,d only nwa a muru na ala igbo nwuo mmiri ara igbo,rie akpu igbo,too na igbo,guo igbo na supu igbo ka nri ji. ![]() buko,come over,your tutorials are needed. echebobo i hope na i di nma? gwam ihe a na akpo bottle,table(not tabulu) na nwanyi mbe na igbo. ![]() yougies na papa pres,o dika overnite palmmy unu nuru na nke eliza na enye unu nsogbu. make una kowachite d ilu unu turu buko,otherwise . . . . . ![]() |
ass seed on it again relaxes to watch the movie unfold. ![]() |
kayemjay:putting some or a percent of wud have made your post more reasonable. |
yemivictor:ROFLMAO. told them ![]() |
a sleeveless cardigan and boxers |
hmmmn |
ROTFLMAO. what i am read here? whos gonna brief me ![]() |
seven sour kisses from a sour,rotten unbrushed mouth to the old man with love from . . . |
hehe haha i laugh in latin ![]() |
lmao |
when wud somebody ever say"lost but found here? |
[quote author=nwa-uwa link=topic=19138.msg1880053#msg1880053 date=1201101163]ify so i matabeghi onye m bu?nwanyinma live,amaigbo ga-adi ocha 1.lets go to yim please[/quote]baby m oooooooooooooooooooooooooooooooh thank God for nl. buko a choro m ifu more babes from amaigbo here.nwanyi i have sent you a pm already.rosy. . . . . etc ![]() |
kedu kwanu onye i bu?ngwa ka anyi gaa na yim now,buko.its all good ! |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 943 944 945 946 947 948 949 950 951 (of 1020 pages)

, e nwere m ike ile boolu nke i na ekwu maka ya.
mgbe ahu iba biara gi.hehe

i hope na obi kara m 
He loves me even more now!