₦airaland Forum

Welcome, Guest: RegisterLoginWith GoogleTrendingRecentNew

Stats: 3,331,053 members, 8,448,411 topics. Date: Monday, 20 July 2026 at 10:32 AM

Toggle theme

Kwem's Posts

Nairaland ForumKwem's ProfileKwem's Posts

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 (of 18 pages)

PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 12:13pm On Dec 21, 2021
Obi dim uto nihina umuigbo Nile na Abia ebea igu ma dee, zakwa ma ajuju na aghota asusu mji n'ede edemede a..
Odi okeh mkpa anyi bu NDIIGBO kwesiri imutago ihe. Tupuu mgawa n'iru na edemede a, owere okwu mchoro ihapuru anyi ebea ndi nna nnayi Siri na "hawa atago ukwa mepere anyi eze ka anyi wee muta ihe" okwu ozo aburu, iwere uzo ozo ichoro ijiiri apkoturu slayer egbuzila ogeh.
Okwa anyi na ama ketaa buzikwa maka odinma anyi Nile.
Anam ekelee ndi nile weputara ogeh iji hu si na odinma NDIIGBO buzi okwu ana ekwu ugbua. N'etupughi ogeh, biko, Igbo ndioma nwem pia akara slayer.
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 12:35am On Dec 21, 2021
Eastlink:
Nwanne udo diri gi. Ma diri kwa Slayerforever, Thicksharon na Idenna. Unu nile na gbali. Obi dim uto ifu ebe umuigbo na ejikota onwe a. Njiko nke anyi na ekwuoku maka, bu ebe ndolite Umuigbo. Okwu nile anyi kuga, bu okwu oganiru Ndigbo. Mu onwem no na Nzuko ahu.
ya gaziere gi nwannem ooo
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 8:37pm On Dec 20, 2021
Fejoku:
Every smart Igbo youth know how things work here on nairaland. There are other credible means of reaching out to whomever you decide to reach than to do so through this site. I'm far smarter than to lay my fingerprints here. You'll notice I didn't bother to type in Igbo because it's a waste of time. There are other means of written communication that is outside the capacity of the demonic agents of the terrorist government.
Thanks for the thread. It has helped in exposing some erstwhile considered friends.
ika matabeghi ihe anyi n'eme, nsogbu adiruo kama ogara amasim na isoro na nwulite Alaigbo maka odinma NDIIGBO..
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 7:51pm On Dec 20, 2021
Fejoku:
Thicksharon has been busted by this thread. No intelligent Igbo youth will drop his number here. There are other means of communication online.
nwa nne hapu godu ebea ahu i'na aga, uzo adiruo ebeahu.
Otego aka anyi bu Umu Igbo kwesiri utuhari uche gbasara odinma NDIIGBO nile.

Onwegi onye kwuru Ka idebata akara fon gi ebea Kama kpoturu slayer, slayer aburuozi nu onye ozo. Butuo, obu umunne gi na akpoturu gi..
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 5:01pm On Dec 20, 2021
IDENNAA:
Nwa nne , ive ikwuu di usor. Emesia anyi ga enwe. Ighotago
udo diri gi onye mpa
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 3:14pm On Dec 20, 2021
POLYGAMY:
PM FOR ME
SlayerForever
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 3:11pm On Dec 20, 2021
ThickSharon123:
ya ozi- email or pm.
biko, pm dedem a ozugbo, nwa oma..
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 2:36pm On Dec 20, 2021
POLYGAMY:
MY FRIEND STOP TELLING PEOPLE TO DROP THEIR WHATSAPP NUMBER HERE PLEASE
Dede, asiruom gi deputa wosup nomba gi ebea kama chatia SlayerForever

Ikwesigo imara slayer na niaraland.
Slayer aburuozi onye ozo naw...
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op):
ThickSharon123:
And let me break it down in English, for those who don't understand. Dear Igbo People that doesn't understand what this guy is talking about. If you want to know genuine Igbos check the last time they've been online here. Check their chats and how they've supported Igbos in the past and make your justification from that.

With your ingenuity you'll know a genuine Igbo, and not what this fake moniker is saying here.

You are not Igbo, becuase if you are you won't be saying this gibberish.

Which WhatsApp group or telegram group have they used to kill Igbos, tell me.

And whats wrong with what we are doing herre other than being pro-igbo, is it a crime to be pro-igbo. And you call yourself an Igbo man, you only know how to hide your identity under moniker, rather than coming out to spearhead Igbo patriotism. How cowardly can you get, Biko gbanwee cry


PS: IDPs or all that nonsense, can't be on our heads studying us throughout the year. This fake Igbo guy here, hiding under the guise of being Igbo is doing so becuase as always they always try to cause confusion in the camp.

Can't you see how some of them are doing here, speaking our language and trying to make the group admin add them up, so they can be able to cause way more confusion. It's logical to know where you stand. So becuase of Nigeria you wouldn't do anything Igbo, infarct your language is banned for life.
I'degara ya akwukwo bu itupu ogeh, biko hapuya oh nwa oma...
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 1:00pm On Dec 20, 2021
POLYGAMY:
WHO ARE YOU WORKING FORhuh
ogam, butuoo!!
Owu maka odinma NDIIGBO mere anyi hi na akpoku unu nile Ka anyi wee Ike ikparita uka.

Owere ihe Di okeh mkpa anyi by Umu Igbo na niaraland choro ime maka odinma anyi Nile biko, onye mpa butuoo oh!

Ihe i'na ekwu gbasara ndi na aruru ndi uwei ojii oru so na akwukwo, oya mere anyi jiri were asusu anyi ma nwekwaa usoro anyi ji akparita uka, lekenee akara slayer were uzo obu na ichoro iji wee mara ma obu ya kpomturu ya.
Odi okeh mkpa na iga esoro umunne gi kpakarita uka Ka anyi wee a mee ihie biko oh!
Butuoo ma egwu atula gi...
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 12:50pm On Dec 20, 2021
Biafrarep:
Nwa nna, atumatu-a bu ihe kwesiri ekwesi. Ihe obula gbasatara ndi Igbo na amasim nke ukwu.

Ana-m akwado unu. Akara ekwe nti unu nwere ike iji nweta-m na WhatsApp bu nkiti, asato, nkiti, isii, asato, otu, iteghite, asato, nkiti, otu, isii.

Ndeewo nu!!
biko were oche n'iru!
Imere ofuma chukwu gozie gi
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 10:55am On Dec 20, 2021
Landlord97:
Ihe a imere dimma ezinwanne anosimike na azu na iru ma na akuku nihe anyi ma eme ekwensu umu zoo agaghi emeli anyi Maka obu chukwu kanyi ji aga
imere nke oma nwanem, biko were oche oh!
Ilee anya na edemede SlayerForever owere akara fon o deputara, biko pia ya na wosup lol
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 11:05pm On Dec 19, 2021
Anago55:
Biko, si chetakwa na-ndi okenye na ndi echiri echichi na nairalandia nokwa ebe a

Anago55 bu otu onye na ime ha. Beluso ma ibu nwata n'ebe a

Ihe obula ga ebute agam n'iru umu Igbo,anom niya chimchim
Dede ewela iwe biko!
Bia were oche iru.
Anyi nwere okwa di okeh mkpa anyi choro Ka soso umuigbo nuru, biko nyere anyi aka Ka ndi neli bu NDIIGBO nuru okwaa biko.
Chukwu gozie gi....
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 10:59pm On Dec 19, 2021
gidgiddy:
Bia nwokem! Kedu ihe mere iji-acho akara ndi mmadu? I bu DSS? Ndi osochiegbu!
onye mpa zukwanu ike! Abu gim onye DSS kama Abum onye ozi biara iweta ozioma gbasara Aligbo.
Bia Ka iwere oche, nwoko oma lol..
Noro odu mgbe otu nime ndi ge eweta ozioma nka ga Abia!
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op):
ThickSharon123:
Daalu ihunaya m. M ga-eme ihe niile o ga-ewe iji zoputa agburu Igbo.
ana akukwa aka ebea? Bia nne, noro wayooo Ka ndi ga agwa anyi okwu ga aputa na oge ha...

Were oche iru...!!
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 10:09pm On Dec 19, 2021
ThickSharon123:
Ka me ihe Di mkpa, biko ihunaya m
nwa oma di ora nma I bia la? N noo!
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 9:58pm On Dec 19, 2021
Fbisshit:
abiam ozugbo, owekwanuru ihiem kposara?

Kwu WA nu na anam any lol
n noo, ma chere Ka anyi zuo oke!
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op): 9:53pm On Dec 19, 2021
Fbisshit:
Azam afam! Onye na akpo?
onye oma, bia Ka iwere oche iru lol
PoliticsRe: Nzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op):
SlayerForever:
Umu b'anyi anyị enwego nzukọ ụmụ Igbo Nairaland karaka ebe anyị na malite atụmatụ dịcha icheiche gbasalu ọganihu ụmụ Igbo. Biko kanyi hapụkene ikwu sọsọ okwu, kanyi biakotanu we mepụta ife ka ndị Igbo.

Ngwanụ́, ọtụtụ ndị nwéré odimnobi ị so n'iheanaeme jiri ọsọọsọ kpọkuom na Whatsapp. Akaram bụ 07061458715. Igbo ga-adị. Daalụ nụ.
Nwanem imere n Ike OMA, chukwu gozie gi.

Bikoo Umu Igbo bia nu Ka anyi kpakarita uka maka odinma Igbo nile, a riom unu sita na aha chukwu biko gbakoo nu ebea.
Soro akara ekwenti m ma obu SlayerForever fejoku biko tinye aru ebea, maka odinma NDIIGBO
PoliticsNzuko Umu Igbo niaraland by Kwem(op):
Anam ede gara unu akwụkwọ dika wanne un n'onye n'neso ụzọ ọma wanne anyị nwoke nọ n'ụlọ mkpọrọ na aka ndi dss

Ọ dị mkpa iburu n'uche na mgba nile na eje ije na nzom ukwu nke ndị nna nna anyị (ji nmuta ipko oku amuta I mepere ye onu).

Anyị nwere ike na abịa ebe a ịgụ, mmụta, ịju ajụjụ, ma ịchị ọchị na ihe niile ngwa biko anyị kwesiri i kwụsịtu ufodu ihe Ka anyi wee Ike ikwu gbasara ọdịnihu anyi ma odinihu NDIIGBO



Slayerforever
Eastlink
Igboid
Etealterego
Bkay
NwaAmaikpe
9pluto
Supremos
Asgard73
Ofoigbo
AchelugoNwa
gidgiddy
Emergingnation2
Bomb24
Malawian
Makemoneywbsite
Mancoconut
Emmajnr1
Biafrarep
Godisbiafran
Cheruv
Eduj
Fbisshit
Fejoku
Horsepower102
Nwanyiogwashi
Arisebull
NwaNimo1
Shiver99
Proudigbo
Igboson1
Anago55
Oilpussy
Loveth360
Whiteangel1234
EzeNri
Polygamy
Idennaa
ThEGodFathEr103
kpomturum na d
Efu asato otu otu ano ato ise abuo ofu efu
PoliticsRe: The Bight Of Biafra Has Answers To Bonny And Opobo Regarding Igbo And Ijaw by Kwem(m): 10:02pm On Nov 30, 2021
BKayy:
This AlexBells dude don't know much and his post is enough proof.

So a these write up is an attempt to override the more historical accurate thread by 9Pluto

Ekealterego, Slayerforever, Igboid and Eastlink. I don't know who people are seeing when you look at this AlexBells but what I am seeing is an enemy of the Igbo nation. Someone moulded in the likeness of Joe Igbokwe.
God bless you, we catch am...
PoliticsRe: The Bight Of Biafra Has Answers To Bonny And Opobo Regarding Igbo And Ijaw by Kwem(m): 10:01pm On Nov 30, 2021
This is not an accusation but, your real intentions is still hidden Alex and time will tell....

I was expecting you to bring credible and outstanding criticism against the historical facts on the last thread created by (9pluto) but you ended up in the fence.
I know Conny people when I see one,
You'll create another topic in the future for this same purpose

Oh I forgot, you're aspiring to become one of those Nigerian politicians, good luck anyways..
CelebritiesRe: I Am A Wealthy Gold Digger — Tonto Dikeh by Kwem(m): 4:10pm On Nov 30, 2021
NwaAmaikpe:
shocked



Women and this their opportunistic mindset that never takes them anywhere.

They set out to dig the man's gold and in the process they give up their own oil well that is even more valuable than the imaginary gold mine.
At the end of the day, it is their oil well that is drilled till it is only condemned oil left.

The men then abscond, leaving them broken hearted, no gold gotten and their prized oil well cannibalized into an oasis of scum.

But they'd never learn.
Just like the one that has just left her husband in a neighboring town to come sleep over at mine tonight.

By the time I'm done with her, she'd be forced to tattoo "men are scum" at the entrance to her kpekus.
na this kind thread de bring king NwaAmaikpes leg for outside.
Advice!! abeg no near king tonto, I don't want to hear your matter for nairaland....
PoliticsRe: Origin Of Okirika And Opobo According To Leonard, Arthur Glyn - 1906 by Kwem(m): 7:27am On Nov 29, 2021
See as oyibo carry African history de make money!

PoliticsRe: Origin Of Okirika And Opobo According To Leonard, Arthur Glyn - 1906 by Kwem(m): 7:18am On Nov 29, 2021
ThEGodFaThEr103:
Another fantastic piece! Igbos are blessed with the intellectual know-how and cognitive prowess unlike the land-grabbing ogogoro mixed with Aroma schnapps malnourished Ijaw pipeline vandals and miscreants from the mosquito infested creeks of Nembe- Brass and Gbaramatu kingdom whose only penchant in life is to wack Kokoyam porridge with Ogbonno soup and indulge in binge drinking from 7am till 7pm.
After exposing the lies that your migrants fathers fed you guys we'll then expel you fishermen back to Ghana and Sierra Leone where you originally came from.
lol brother wey get bad mouth.
70 years old man!
PoliticsRe: The True Identity Of Bonny/Opobo(UBANI) People Facts Versus Fiction by Kwem(m): 7:03am On Nov 29, 2021
Ekealterego:
Yes, I agree.
You see, sometimes due to the nature of places like this, you can bring some facts in isolation.
Like you cannot establish some facts about Opobo, without talking about Bonny and the history of Okrika and New Calabar.
As you can see, we have all played fair by digging up painstakingly digging up history all these while and basing our arguments on truth rather out of desperation by lying.

...but you see these other guys, they don't even play fair. You know that they tried with resources and everything to curse identity crisis at Ndoki because they see that the history of Ndoki and Bonny can be linked also, especially regarding the first settlers. They even paid one or two hungry people in Ndoki in Abia state to join their meetings and went as far as going to their king's palace.

Mind you, Ndoki in Abia state is as Igbo as anything.
you're right...
PoliticsRe: The True Identity Of Bonny/Opobo(UBANI) People Facts Versus Fiction by Kwem(m): 7:00am On Nov 29, 2021
EzeCanada:
How about Waikirike i.e Nwa Ikirike ( There is a highland tribe known as ikirike in Enuugwu)
Jesus!! You see I didn't see your comment before I made my comment and they're almost the same...
PoliticsRe: The True Identity Of Bonny/Opobo(UBANI) People Facts Versus Fiction by Kwem(m): 6:36am On Nov 29, 2021
Ekealterego:
Just to put my evidence more forward.

Kirike or krike (how wakirike/okirika people, call their language or themselves) is the same as in the older English word for Creek or the French word.

You know what, Exactly how it is called in Dutch. The Dutch call Creeks, Kreke but sounds like "Kirike".

I have uploaded the names.
So, Wa "kirike", means "Child of the creeks"
Note, most of these coastal places had European names from Lagos to Warri to Calabar.
wa-krike nwa-okoike nwa-ike nwa-kike all these sounds almost alike and thesame meaning tho
PoliticsRe: The True Identity Of Bonny/Opobo(UBANI) People Facts Versus Fiction by Kwem(m): 10:53pm On Nov 28, 2021
SlayerForever:
The bomb is here!
remember on the last thread I quoted you concerning pep and Bonny? Now the truth is coming out small small.

Their next line of action now is to plant seeds of hatred like they did to the ikwerres...
PoliticsRe: Igbo And Ibani Language In Bonny by Kwem(m): 8:19pm On Nov 27, 2021
SlayerForever:
Those of us who may have a hypothesis or even materials can share please grin
I've being hearing about pep or Pepo in bonny they speak and understand igbo very well.

If you have any friend from pep family they'll be glad to relate the best info to you....
CultureRe: ***...**** by Kwem(m): 12:12pm On Nov 24, 2021
ImembaN:
..

A bum wafo Igbo (Ngwa)
Even though I did not grow up in the east..
But I can speak more of Ngwa dialect than central IGBO
I'm your brother bro...
I'm feeling ashamed of myself ...(for being psychologically influenced)...
But it can happen to anyone....
Only if you know the series of unfortunate information that triggered my anger...
But we can still get the thread cleaned...
your signature is somehow contradicting this claim. How long have you been on niaraland, when did you register? Am not talking of this present account.
Mind you, I don't need the name of your other accounts.
Just be sincere to answer this little questions...

1 2 3 4 5 6 7 8 9 10 11 12 13 14 (of 18 pages)