Presido1's Posts
Nairaland Forum › Presido1's Profile › Presido1's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 92 93 94 95 96 97 98 99 100 (of 186 pages)
ibkaye:Come are u a gyl naw? u don do am Come inside let me check chei alu emeeee. |
ibkaye:pikin wetin happen to romeo skool bag? |
Ify kee kwanu ihe ino belfast eme ga, le kwa ha gidere gi maka aruru ala nile Toshman ruru na swansea b4 gbalaa amelika. Ana acho kwa ya acho mana cardiff.ifyalways:I don tell u be dat, put ice water on top, carry the tin face fan oo or use akufe. Chinese buruntashi na ekpe oku ka chacoal iron. Agaba wicked boi with his propela ![]() Taa akpa skool rommy zuru ezu. racoon justuru scrachia ya nwa obere. |
ifyalways:Obu aka oru ogwu ndi china, may be Agaba tere over dose. ![]() Agaba were nwayo na ihi ify bu kwa nwa mmadu. Onye ozo ga eme kwa ya nwa gi. Ify sorry ga chewe de thing na fan or were akufe kooluo ya down. Next time were aka gi tee ya the chinese ogwu ebe oga adiri ok. Wicked boy u wan wound ify put for the wound wey baba God give am aready. |
ifyalways:Anaghi m eme until ga egbu chapu ofu osisi a either ukpaka or iroko. One na e-disturb my dike na ihu agha. Ikomi kee kwanu ihe Tosh si mere ofu nke ozo okwu gia di kwa somhaw. |
ifyalways:Ehhhhhhhhh maka nwata kiri a na a'confuse gi abata la. nsogbu adighi, onu kwuru njo ga emechaa kwoo mma. |
ifyalways:What i understand from is "throat dey call u fire wood" kee zi oge akpiri bidoro kwuwe uka. Agaba osi nini mere? no be i see for Brixton? ekwe kwala ka m weputa photo nsere gi now. ![]() |
WU ko WU ni, Nga enye gi na aka no by WU. ![]() Ejim de ego now, agara ichengi ya ndi aboki asim na ha agaghi azu ihe na azu nke queen. nsi ha ubankwudu ka(meaning una father) ha ewere daga ma amiri egbe oso ataa every where. Odika ha amaghi na awu m nwa Over rail Aba. |
Ify which agaba are u talking about? agaba wey i catch for chinese store ebe ono na azu ogwu enlargementi. Ify u are missing sometin maka chineke. Nke Ikomi kaa nke agaba 100 times. Juru kwa toshmani. Ikomi bedi gi ahu no na boundry ga eme chaa noro na middle. then when u turn gi ahu onwe gi na arochukwu. Ify onwere ego ndi scotland edere arochukwu na ahu ya. Mary slazor obiara arochukwu? ifyalways:Iche ma nnenne wu odika mmadu gi? nnenne wu Virginia ma owuru na imaghi press wu Virginus |
ifyalways:lekwa odika ajuju ina aju ka ino na elementary skool, nye nu m first nga eri okwa gi ewere ihe gi back. abi e-go spoil if i no choplet. Dowry wu in the olden days, naw i wan reverse the thing, gyls and there family will start paying dowry on our head. If not i will turn to rev father. Thank God aka m wu Virgin, then nga echangi aha m to Rev Virginus Odinkeomere? Mba. ![]() Ikomi:Bia echem ma iwu nwa Aba, kee kwanu nbosi ijiri wuru onye isiukwuato? Ify warnu kwaa ur boyhood friend oo. |
Ify na Ikomi ahu na ha eme unu paulina paulina. Ify odi ka ichoro boyhood na abalia? Ikomi which dowry are u on about? iwu papa ya ka iwu onye village ha. Ify Amaifeke na emeta ngwongwo ofuma, ka adighi m eri ngwongwo ihe na eri ngwongwo bekee ma obu ngwongwo nke no in between ![]() I'choro inyem ya. lagos to abijan adighi kwa far. ![]() |
Ikomi:Bia Ikommiri respectia ur manhood ebe ahu? ify mma ebe nhuru ya, ocho kwara ka nhu ya again. Ya mee ngwa ngwa b4 sunday evening anyi ![]() Ify imego apology to ma people? |
Ify why ka ijiri buputa ara gia dara ada ebe Udenwa no, kee odika insult wu ihe to udeson and the entire Orlu kingdom. U berra go and appologise to my people. ![]() I na aju m ebe nhuru iroko na ugba ka aga asi na imahu, i'gbutu go the ugba? U promised to chop it down last yr, have ya? ![]() Odika i'choro ma tin again this yr, me kwa ngwa ngwa now nno around. |
Tosh ga wetere m my sometin biko, Agabeghi m uzbekistan b4 how come my thing ga eji buru m uzo ka uzbek. Ochighi kwa m ka ihe mu fake oyibo na uzbek biko. Osis some people si na iroko tree abuo no ebe ahu? owu eziokwu? the highest i have seen wu ofu iroko na ofu ugbaka Osisi na u biko, after u na chewin gum. |
Tosh gakwa wetere m my thingi, ubosi 14 eru we nso. Rashes or no Rashes anaghi astarti ya twice. Babyo agala worri ndi nze na ozo ga ezuko soon, anyi ga agbaghara gi but mbosi ozo ekwukwala odika okwu ahu. Ahuru m Agaba na chinase mediacal store ebe ona aju nwanyi chinase ma ha onwere ogwu enlargementi ya si na owu Tosh ka ona azutara ya. . Nwa mama obu eziokwu? ![]() Tosh wetere m ihe m biko otherwise nga eripoti nwanyi banki ahu na nke ndi uwe ojii of handling stolen property and sexual assult on my stuff. |
youngies:Tosh, Agaba, Romanus na Ikocracy in one committee Ikpe ama go gi alreadi ma ifaci beghi committee. ![]() maka ina aka azu once osisi nwere tosh kondom she is innocent. Osisi mana okwu a ikwuru ajoka. Ikomi bu too-rope na ukwu na akpaghari, ozioma bu automatic gear knob, Romeo by sledge hammer, nke Agaba no get part two, o bu ifuro zi ka ify si na aga ije, agaba agbawa hub ukwu ya with ukwu ato ya. Obu nani Tosh gbara small size thatz why felimbobo jiri swapoo ya with Agabalacious. Nga emepe igbo threadi nke ozu ahu. kam banye na server isi ewu now. |
Tevez and Evans doubtful for morrows game. Chester has been drafted in in-case Evans did not make it tomorrow. Injury why now? The Guy is good as par academy levels but can he cope with the physical nature of Bolton game?. Anyway i trust SAF to spring a suprise on Sat, hez not that kinda gaffer that cries when injury come calling. United to win 2-1. ![]() |
To be honest what they do in Nigeria is Diplomatic robbery. If you go to US embassy they collect half of the Visa fee first, after ur interview and your are successful you pay the remaining fee and collect your visa. That is Understandable as the first part of the fee is called service charge which is nonrefundable. Why can't the British embassy do the same. Boycott will not work as you can see from the posters here. |
Romanus mandiiee wu onye Orlu or umere nneya wu Orlu hooha. Nwa di too mma to come from Enugu or any other place apart from Orlu. ![]() amebo no1 kedu ihe anyi mere gi na threadia. I'choro ka anyi chioo umu nwoke ibe anyi. mandiiee biko bia dasa m obi ooh. ![]() |
Ify bia nu ka press were gi lete ma ihe ya ona arukwa aru. Maka chineke ihe oga aru wu kpataaaaa. ano(four) ka iga achiputa na november. Okwa gara ikomi emego exchange now, buterment wu kwa nke agaba. nga haki computer two of u ![]() |
Asusu Igbo na ato uto, ona araahu na mmuta onye were nkasi obi oga amuta igbo. |
HAhahahaha ndi ochi, ndi oso chi egbu, ndi soro mmou gboo soro mmadu gaa ngbaru. Kedu ihe pres mere unu biko nu? Ejikwe mu ogu na ofor eso anu ncha including ikocracy na ifycracy. |
fyneguy:Tell me u are not kidding me dude. It will be very easy and achieveable to ask Obama question from Nigeria than to ask Fash question even if u are in Alausa. |
@fyneguy This is not a question of criticism but reality. Some people asked a simple question which non of u in support of the project refused to answer. What will power the Cameras? If its finger battery then their is 90% chance it will work but if its Generator or PHCN their is 90% chance it will fail. Again who responds when their is crime in an area spotted by the cameras? Private security outfit(PSO) or NPF ?Do 999 or 122 work in Nigeria? how do we radio the PSO or NPF. We should address all the questions first b4 the camera otherwise the workability of the project will be like one of them Nigerian things. |
[quote author=~Sauron~ link=topic=196592.msg3341511#msg3341511 date=1231973008]It's FREEZING out here. . . . .I need something hot to keep body n soul together.[/quote]Don't worry will send one she from brighton to ya.[quote author=~Sauron~ link=topic=196592.msg3341511#msg3341511 date=1231973008]Jeeez, whatz happening at Cheltenham?? Denham or Kauto Star this year??[/quote]U stake on horses? |
The Gap is closed already, by Saturday evening they will be thinking of how to catch us. Rafa must be a confused man now. ![]() The pressure is piling up on him and his squad. |
Chavs is one goal down at root hall. Itz unbelieveable. |
Hahahahahaha they will score wigan today. |
tkb417:I feel for the guy badddddly, at least SAF should start him for this game. I will not blame the guy on any decision he takes at the end of the season. SAF should rotate three of them(barba,wazza,apache) like he does in the midfield. |
No Tevez in the staring line up, i have started feeling for that guy. Man United to win 2-0. A-40 make u try romance section naw, This place is for world club champs. |
ifyalways:nshi na agu gi gaa nu na soak away were some shie nu rie. must u tell me u want chop shit? Ify kedu ka ndi orlu si akpa agwa? philanropist okwa ya. don't worry ozi m ga eru gi aka very soon throgh agaba. |
ifyalways:KEEP ON WONDARIN ![]() ifyalways:OK nga azutara gi Akara lace, odi nke ahu ndi onitcha na enyi. but iga abia ka m mesure size gi with my special tape. ![]() |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 92 93 94 95 96 97 98 99 100 (of 186 pages)

