Sports › Re: Nigeria (0) - Argentina (1) In 2008 Olympics Final by romeo(m): 6:44am On Aug 23, 2008 |
where is ogbuke? |
Politics › Re: 'Return Home', Fashola Charges Nigerians In Diaspora by romeo(m): 7:31pm On Aug 21, 2008 |
Govano Fashola abeg na flight ticket money be their problem! you fit organise charter plane make i help you put them for plane by force? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:32pm On Aug 21, 2008 |
ogamba: bia ify na romoe kana akpo unu gini obu unu bu ndi ime ofia bia burukwa ochonganoko unu nanu odika obu so unu ka okasi nahu ,ifulo nke anakpo romeo no na igbo forum nasuru anyi so bekee , romeo ibukwa onye igbo ka amuru gi nobodo ozo ina amu igbo ,kam gwa gi ejikwara bekee sam okwu ozo oburu na imaghi asu igbo ga ka ndi ozo kuziere gi tupu ibata na ogbako ndi igbo a inanu , obu ihem nchere ka m nekwu dika unu si ekwu nke batara unu nobi abu onye nke chineke achoro ka anyi nekwu ihe gbasara jisus obughi ihe ga eme ka iwe chineke dakwasi anyi , ebea bu maka ndi igbo nile bia burukwa ebe onye obula nwere ohere ikwu ka osi che n'obi ka chineke gozie onye obula nebea naha jisus AMEN EWU!!! |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:55pm On Aug 20, 2008 |
ogamba: bia ify ihem na ekwu obughi eziokwu kedu nke buna onye bata onako tuuuu , onweghi onye na ekwu ihe bara uru karisia nke anakpo agaba ,si kpo ihe ojoo ihe ojoo ka kuziere ndi ozo gabata ihe oma ka ha we so nzo ukwu anyi ofu ubochi ofu onye gabata kwue otu ihe ga ebute nsogbu nebea obulu maka ihe ojo omutara nonu ndi bu uzo , onye ozo sim na ebea bu nzuko onye kwue uche ya (freedom of speech) ka m jua unu onwere onye ga akuziri nwa ya ihe ojoo ndia unu nekwu ebea, achorom ka onye obula zam nkea
BLESSED CHIDON onye ime obodo ka i bu  , what a freaking dolt!! Do you think you are talking to little children here? Don't come back here if you keep exhibiting such archaic mindset Local man!! You are highly uncultured, teach yourself some manners and come back here for re-integration If you want to discuss your "ihe barauru", join Oha N'eze Ndi Igbo (Igbo think tank abi na think bucket) |
Christianity Etc › Re: Can A Christian Work At A Brewery? by romeo(m): 8:30pm On Aug 19, 2008 |
|
Christianity Etc › Re: Can A Christian Work At A Brewery? by romeo(m): 8:12pm On Aug 19, 2008 |
|
Christianity Etc › Re: Can A Christian Work At A Brewery? by romeo(m): 7:55pm On Aug 19, 2008 |
Queenisha: do you also a quotation that says "never do 419" to know that it's wrong?
people and questions
The Bible condemns drinking to excess like other excesses including gluttony,sexual excesses etc sister abeg now!!! Boys got to play. |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:25pm On Aug 18, 2008 |
ogamba: NDI IGBO IBE MMA MMANU IHE ANA EME EBEA NA AMASIM RI NNE JIDENU KA UNU JI , MANA ONWERE NDI NABIA EBEA NAEME NKWUGHERI BIKO NU DOONU FA AKA NA NTI , MA NDI ABIA ACHU NWANYI MA NDI AKOCHA OHYE OZO BIKONU ONYE BIA YA KWUE IHE GA ABARA ONYE OBULA URU NKE OZO BIKONU ONYE ASUZIRI ANYI ASUSU BEKEE EBEA IHE BU OGBAKO NDI IGBO ,IJEE NA NKE NDI OFE MMANU ONWEGHI ONYE ASU BEKEE NA OGBAKO FA , ONYE AMAGHI ASU YA JEKWU NWANNE YA KA OKUZIERE YA EKENEKWAMU UNU NILE UDO DIRI UNU Taa mechie onu gi ebe ahu i noo!! onwere ihe a na akpo "freedom of speech", nke gi ka i jiri were kwuo okwu ugbua and nke m ka m ji ekwu okwu ugbua!  Onye cho ichu nwanyi nya chuo na udo kariri and onye chokwa ikwu ihe bara uru nya kwuo na udo di kwa that side too, LoL @ ihe bara uru Nwanne m nwoke ogamba welucome na nzuko ndi igbo anyi  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:49pm On Aug 18, 2008 |
olibyno: [b]@Ifyalways "Mazi Olibyno,ndeewo.Nri amaka.Mgbe m no na ulo akwukwo,a kuziri anyi na o bu ndi "Nri" na akpu aru na ala igbo.O kwa eziokwu?Ya gaziere gi"
Ndeewo nu umu Igbo. kedu ka izu ka gara-aga di? amamu na obi na ato onye obula paulina paulina obugodi so egwuregwu footuball anyi meri CiV.
Ada anyi ify-always, ajuju gi amaka mana Obu Okwu asi, Nri bu isi igbo (the ancsetral home of all igbos). eji otutu ihe oma na ezigbo ihe nwe maru anyi dika "history si nwe kowa.
Anam ekene kwa Qeeunisha, chineyeN, remeo, Oziomatv na ndi ozo.
oga amasi kwa mu ima aka-oru (occupation) ofudu nime anyi.
mu onwemu bu nwa Akwukwo
Anam agu mechanical /Production Engineering, ESUT, 500 level.
Biko nu umunnem Achorom ka unu na etinye mu na ekpere maka nkwado Degree exam na abia na onwa september.
Onwere otu amadi nomu na akuku ogbua, Obukwa nwannem nwoke mana odighi asu asusu anyi, osi kamu kene cha mmadu nile na onu oyibo (say hi to everybody).
Kedu nkwanu ihe anyi ga eme nwannemu? ochoro imuta asusu anyi mana nne na nna ya ebidoro na oge kuziwere ya asusu igbo.
ona agbanikwa ike-ya.
Agamu akwusi e baa. ka odi oge ozo.[/b] Obi a ga m etinye gi na ekpere inugo nwanna!!  Nwanne gi nwoke na amaghi asu igbo biakwa soro Onyinye and co muo igbo ebea  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:59am On Aug 18, 2008 |
Chi-baby, Chi-boy ekene kwa m unu abuo and Obi biko umuasa na amu igbo amutasiana? Agaba za ajuju a biko  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:44am On Aug 17, 2008 |
Queenisha: ify,monshege,Okija,Tosh,Chinenye,onyinye,Tasiana,darfur,jenny,presido,romeo,ozii nwanne m and co where una dey? I'm preparing boiled corn and coconut for evening snacks. Make una come join me. Mazi Obinna,bia kwa LoL @ BABYOSISI ichoro igho ezigbo mmadu ehh? biko achorom roasted oka  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 6:21pm On Aug 15, 2008 |
monshege: ha! God don chop my heart, nke a bu anya gi hahahahahahahahahahacoughing hysterically. romero, e noticiri na o bu na bekee ka i dere ihe a, i ka ede ya na okwu igbo ka nzuko ndi igbo ghota ihe i dere.
igbo mma mma nu ooo Monshe ima nu ebe akwusiri  umuigbo hiiiiiiiiiiiiiiiiiiiii |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 7:20pm On Aug 14, 2008 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 6:01pm On Aug 14, 2008 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:57pm On Aug 14, 2008 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:52pm On Aug 14, 2008 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:50pm On Aug 14, 2008 |
presido1: Lekwa nu tasieeeeeeeee romy oooooh onwere ka tasie siri yie nnenneigbo? Nnenne is my baby girl  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:38pm On Aug 14, 2008 |
agaba12345 kedu ebe i noo? romeo nokwa ebe a nwanne  |
Culture › Re: A Foreigner In Need Of Ur Help by romeo(m): 5:33pm On Aug 14, 2008 |
paulodinho: entiendo a hermano. tu muchacha debe ser muy agradable. las muchachas españolas son. Te entiendo hermano, tu chica debe ser muy agradable por que las chicas españolas lo son  |
Sports › Re: Beijing 2008 Olympics - Boxing & The Rest by romeo(m): 6:51pm On Aug 11, 2008 |
lol |
Celebrities › Re: Rev Chris Okotie Weds Stephanie Henshaw by romeo(m): 6:09pm On Aug 11, 2008 |
Which kind eye he take see her sef? that biblical spiritual holy ghost gaze? or that sinful "i want to have you tonite" lust filled gaze?  Fine okpeke!! |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:28pm On Aug 10, 2008 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:01pm On Aug 10, 2008 |
Naveyah: They're that expensive, wow, I think I could take the plunge. I want to be able to speak igbo fluently and I want to start now. Plus the fact that I also want to learn spanish and portuguese, so I've got a lot to do. I am such a lucky dude, I do the three  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:57pm On Aug 10, 2008 |
ChinenyeN: Adi m mma. Kee maka gi? Nwanne m nwanyi siri osikapa na ehihie na. Anyi enweghi anu tolotolo na ulo. Sorry.
Chere. . . odi ihe m chetara ugbua. Ano m na ulo echi gara aga na-eche ihe anyi nwere ike ime ebe na maka ndi na-amu asusu Igbo. Then it hit me. . . Anyi nwere ike ide akuko ebe na. Anyi dee akuko, anyi etinyekwa ntughari na azu ya. This way, ndi na-amu Igbo nwere ike ihu otu asusu Igbo di mgbe mmadu na-akpa nkata. . . Just a thought. Ihe i kwuru di mma! |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:30pm On Aug 10, 2008 |
Umunne m kedu ka unu nile di na ubochi ta? E ji m aka na aru di onye obula mma! biko onwere onye siri osikapa na anu tolotolo?  |
TV/Movies › Re: Gulder Ultimate Search 5 (GUS V) by romeo(m): 7:16pm On Aug 10, 2008 |
madan: I guess the show is a disgrace to our nation. How can Nigerians love money than their lives? Staying in the jungle alone is not an easy task not to talk of all the stress they go through during the task. I don't see anything hilarious in the show. The only disgrace to our nation is your comment  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:17pm On Aug 05, 2008 |
LoL  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:13pm On Aug 04, 2008 |
LoL  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:51pm On Aug 04, 2008 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:42am On Aug 03, 2008 |
ChinenyeN: Ndi nke m, alotala m. O bu giri na-ahio ebea? afuru m n'ezi for just a few hours loachi, bia hu na odi ndi na-asu asusu Spanish (por qué?). Ebea bu ebe ndi Igbo na-agbako. O'u naani asusu igbo anyi na-asu ebe na (with a little bit of English here and there), mana nsogbu adighi, though. Ndi biara ohuru, kedu nu?
Aside from that. . . Ana m ekele unu niile.
Ndeewo. LoL @ CHIBOY!! Mu onwe m na ekene kwa gi |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:54pm On Aug 02, 2008 |
Agaba123 biko kowa udi efere isara!! o bu efere eji eri nri ka o bu efere di na etiti ukwu umu nwanyi? na ogba agahara abata go m n'isi  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:46pm On Aug 02, 2008 |
agaba123: Ruby Nne ano m ya.( I am here) Just went to do ma dishes (e jere m sacha efere m). Ujo atula gi ( do not be afraid) Efere rampant? ka o bu nke Ify? |