Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,165,555 members, 7,861,625 topics. Date: Saturday, 15 June 2024 at 03:44 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (527) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (475377 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (524) (525) (526) (527) (528) (529) (530) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:15pm On Aug 16, 2008
IGBO KWENU! KWENU! KWEZUO NU! ISEEEEEEEEEEEEEEEEEE!

Aham bu Mazi Obinna Oli (Enenebe Aku).
Abum onye Agukwu Nri, na-ime Anaocha Local Goment Area, Anambra State.

"NRI BU ISI IGBO"

"Nwata kwocha aka o soro okenyi ri nri"

Mu onwemu na akwado nzuko ndi igboa. kamu nwe mara umunnem na umunnam.
Anamu asi kwa, ka Udo na amara chineke nonyelu anyi ncha nile na obodo anyia bu Nigeria, Na aha Jesu, Ameo!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 6:18pm On Aug 16, 2008
Mazi Obinna nno
o dika umunne anyi ejego afia
oge mgbede they will come back.
Chukwu gozie gi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 6:24pm On Aug 16, 2008
Ada anyi nwanyi Queenisha, daru.

Obi di mu nma nke ukwu. aga mu echeru mgbe aha bataru afia.

Abumu onye ohuru na nzukoa.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Queenisha: 11:29pm On Aug 16, 2008
ify,monshege,Okija,Tosh,Chinenye,onyinye,Tasiana,darfur,jenny,presido,romeo,ozii nwanne m and co
where una dey?
I'm preparing boiled corn and coconut for evening snacks.
Make una come join me.
Mazi Obinna,bia kwa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 11:43pm On Aug 16, 2008
Ga niru, Ada anyi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:44am On Aug 17, 2008
Queenisha:

ify,monshege,Okija,Tosh,Chinenye,onyinye,Tasiana,darfur,jenny,presido,romeo,ozii nwanne m and co
where una dey?
I'm preparing boiled corn and coconut for evening snacks.
Make una come join me.
Mazi Obinna,bia kwa

LoL @ BABYOSISI

ichoro igho ezigbo mmadu ehh? biko achorom roasted oka cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:50am On Aug 17, 2008
Queenisha:

ify,monshege,Okija,Tosh,Chinenye,onyinye,Tasiana,darfur,jenny,presido,romeo,ozii nwanne m and co
where una dey?
I'm preparing boiled corn and coconut for evening snacks.
Make una come join me.
Mazi Obinna,bia kwa
dalu so.
ube kwanu?oka na ube bu men cool
@Mazi Olibyno,ndeewo.Nri amaka.Mgbe m no na ulo akwukwo,a kuziri anyi na o bu ndi "Nri" na akpu aru na ala igbo.O kwa eziokwu?Ya gaziere gi
Romy,goodmorning. kiss
Agaba emela njem,umu asa eme njem cheesy cheesy ole ihe agba jiri were jide unu?o tere aka ya honey na gum?o dikwam suprianyaazu,hoha cheesy cheesy
@all,ya gazie.today bukwa sunday school.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 2:31pm On Aug 17, 2008
Queenisha:

ify,monshege,Okija,Tosh,Chinenye,onyinye,Tasiana,darfur,jenny,presido,romeo,ozii nwanne m and co
where una dey?
I'm preparing boiled corn and coconut for evening snacks.
Make una come join me.
Mazi Obinna,bia kwa

lekwa mu ebea ooooo,osisi is d boiled corn finished?chaiiiii osisi otego kwa aka m'tara oka na coconut mo ube,biko aburu na oka foro,jiri nwanyo mere mia post ,si'te na aka DHL cool ife'oma di nma
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 2:52pm On Aug 17, 2008
jus droppin by 2 say hi 2 u guyz. i hpe unu di cha mma,
happy sunday 2 unu nile
laterzzzzzzz kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:51am On Aug 18, 2008
Abiadula m. Maazi Obinna, i biala? Ndeewo. Ekpufurula m gi okpu.

Queenisha, oka ahu i siri, odi nke foronu?

Chi-Baby, adi m mma, ndeewo. Kee kwanu?

Ana m ekelekwa onye obula no nñaa. Kedu ka unu di? Noonu unu nke oma o! Igbo ga-adi ndu!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 5:59am On Aug 18, 2008
Chi-baby, Chi-boy ekene kwa m unu abuo and Obi


biko umuasa na amu igbo amutasiana? Agaba za ajuju a biko cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 8:37am On Aug 18, 2008
Queenisha:

ify,monshege,Okija,Tosh,Chinenye,onyinye,Tasiana,darfur,jenny,presido,romeo[b],ozii nwanne m [/b] and co
where una dey?
I'm preparing boiled corn and coconut for evening snacks.
Make una come join me.
Mazi Obinna,bia kwa
Ada bekee, Ada eji eme onu, Ada igbo, elewe ukwu egbuo ewu, Oka gi a na aku bekee echeterele m ihe m chefuru echefu, oge anyi di obere.
Gi ta oka esiri esi na ube(boiled corn with Pears) ga mara na onwere ihe tokariri ukwu nwanyi.
Ada, I feel like boarding flight to your home right now.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Amax(m): 8:40am On Aug 18, 2008
umu Igbo ndi nairaland ka odiri unu na nma.ka udo ke chineke diri unu nile. Amen
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 8:43am On Aug 18, 2008
olibyno:

IGBO KWENU! KWENU! KWEZUO NU! ISEEEEEEEEEEEEEEEEEE!

Aham bu Mazi Obinna Oli (Enenebe Aku).
Abum onye Agukwu Nri, na-ime Anaocha Local Goment Area, Anambra State.

"NRI BU ISI IGBO"

"Nwata kwocha aka o soro okenyi ri nri"

Mu onwemu na akwado nzuko ndi igboa. kamu nwe mara umunnem na umunnam.
Anamu asi kwa, ka Udo na amara chineke nonyelu anyi ncha nile na obodo anyia bu Nigeria, Na aha Jesu, Ameo!
           Mazi Obinna, nwoke banyi da eje oh, Igbo si agbakoo aka nyuo mamiri O gba ofufu. Ebe a ka umu igbo no na enwe anuri nakwa amata onwe ha.
Ihe mere nu bu egwuregwu olumpiki anarago fa uche gwotokoo ya mere oneghi onwe nozi ebea ugbua ma oge na adighi anya ha ga anaghachi.
   Udo diri onye obula.
                   Igbo wu igbo Ekele m unu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 8:44am On Aug 18, 2008
Amax:

umu Igbo ndi nairaland ka odiri unu na nma.ka udo ke chineke diri unu nile. Amen
Mazi Amax ndewo, biko oche di kwa, , nka a bu oji, asi onye wetara oji wetere ndu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Amax(m): 9:50am On Aug 18, 2008
[
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Amax(m): 9:57am On Aug 18, 2008
Mazi Amax ndewo, biko oche di kwa, , nka a bu oji, asi onye wetara oji wetere ndu.

Oji nka bu kwa oji oganiru, ogologo ndu, aku na uba n' ahu isi ike,biko ka odiri anyi na nmaooooooooo, obukwa otu chukwu bi na elu igwe ka anyi ga n' efe ofufe.onye si wa nwa nne ya ebila egbe tu gbu kwa ya.onye nacho ihe omo ka ochota ya na nmajinmaji, ebe anyi tinyere ukwu na aka ka ihe oma ba, onye wetara oji wetara ndu weta iheomaooooooooo. Amen.  Igbo bu Igbo ekelem unu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 10:19am On Aug 18, 2008
Mazi Amax, igo go orji a ka nwadiala tozuru oke. Anyi ata go orji ugbua kowaziere anyi maka ije gi.

         Igbo ndi oma eji eje mba unu ahu go orji, ka ogaziere onye ka mkpa ya si diri.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:11pm On Aug 18, 2008
romeo:

Chi-baby, Chi-boy ekene kwa m unu abuo and Obi


biko umuasa na amu igbo amutasiana? Agaba za ajuju a biko cheesy cheesy

romeo, Okwa ngwere niile bu mmakpu mmakpu, onewghi onye ma nke afo na-aru. A na m agba mbo ka ike ha m. Onye choo, obia juo ase. Onye na-achoghi, O noro nke oma. Ufodu si na ike agwuwala ha. grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:55pm On Aug 18, 2008
[b]@Ifyalways "Mazi Olibyno,ndeewo.Nri amaka.Mgbe m no na ulo akwukwo,a kuziri anyi na o bu ndi "Nri" na akpu aru na ala igbo.O kwa eziokwu?Ya gaziere gi"

Ndeewo nu umu Igbo. kedu ka izu ka gara-aga di? amamu na obi na ato onye obula paulina paulina obugodi so egwuregwu footuball anyi meri CiV.

Ada anyi ify-always, ajuju gi amaka mana Obu Okwu asi, Nri bu isi igbo (the ancsetral home of all igbos). eji otutu ihe oma na ezigbo ihe nwe maru anyi dika "history si nwe kowa.

Anam ekene kwa Qeeunisha, chineyeN, remeo, Oziomatv na ndi ozo.

oga amasi kwa mu ima aka-oru (occupation) ofudu nime anyi.

mu onwemu bu nwa Akwukwo

Anam agu mechanical /Production Engineering, ESUT, 500 level.

Biko nu umunnem Achorom ka unu na etinye mu na ekpere maka nkwado Degree exam na abia na onwa september.

Onwere otu amadi nomu na akuku ogbua, Obukwa nwannem nwoke mana odighi asu asusu anyi, osi kamu kene cha mmadu nile na onu oyibo (say hi to everybody).

Kedu nkwanu ihe anyi ga eme nwannemu? ochoro imuta asusu anyi mana nne na nna ya ebidoro na oge kuziwere ya asusu igbo.

ona agbanikwa ike-ya.

Agamu akwusi e baa.
ka odi oge ozo.[/b]
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 3:46pm On Aug 18, 2008
Oka tryna translate. . . . tryna translate.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:49pm On Aug 18, 2008
olibyno:

[b]@Ifyalways "Mazi Olibyno,ndeewo.Nri amaka.Mgbe m no na ulo akwukwo,a kuziri anyi na o bu ndi "Nri" na akpu aru na ala igbo.O kwa eziokwu?Ya gaziere gi"

Ndeewo nu umu Igbo. kedu ka izu ka gara-aga di? amamu na obi na ato onye obula paulina paulina obugodi so egwuregwu footuball anyi meri CiV.

Ada anyi ify-always, ajuju gi amaka mana Obu Okwu asi, Nri bu isi igbo (the ancsetral home of all igbos). eji otutu ihe oma na ezigbo ihe nwe maru anyi dika "history si nwe kowa.

Anam ekene kwa Qeeunisha, chineyeN, remeo, Oziomatv na ndi ozo.

oga amasi kwa mu ima aka-oru (occupation) ofudu nime anyi.

mu onwemu bu nwa Akwukwo

Anam agu mechanical /Production Engineering, ESUT, 500 level.

Biko nu umunnem Achorom ka unu na etinye mu na ekpere maka nkwado Degree exam na abia na onwa september.

Onwere otu amadi nomu na akuku ogbua, Obukwa nwannem nwoke mana odighi asu asusu anyi, osi kamu kene cha mmadu nile na onu oyibo (say hi to everybody).

Kedu nkwanu ihe anyi ga eme nwannemu? ochoro imuta asusu anyi mana nne na nna ya ebidoro na oge kuziwere ya asusu igbo.

ona agbanikwa ike-ya.

Agamu akwusi e baa.
ka odi oge ozo.[/b]

Obi a ga m etinye gi na ekpere inugo nwanna!! wink

Nwanne gi nwoke na amaghi asu igbo biakwa soro Onyinye and co muo igbo ebea cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:49pm On Aug 18, 2008
NDI IGBO IBE MMA MMANU IHE ANA EME EBEA NA AMASIM RI NNE JIDENU KA UNU JI , MANA ONWERE NDI NABIA EBEA NAEME NKWUGHERI BIKO NU DOONU FA AKA NA NTI , MA NDI ABIA ACHU NWANYI MA NDI AKOCHA OHYE OZO BIKONU ONYE BIA YA KWUE IHE GA ABARA ONYE OBULA URU
NKE OZO BIKONU ONYE ASUZIRI ANYI ASUSU BEKEE EBEA IHE BU OGBAKO NDI IGBO ,IJEE NA NKE NDI OFE MMANU ONWEGHI ONYE ASU BEKEE NA OGBAKO FA , ONYE AMAGHI ASU YA JEKWU NWANNE YA KA OKUZIERE YA
EKENEKWAMU UNU NILE UDO DIRI UNU
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by onyinye2(f): 7:52pm On Aug 18, 2008
oka tryna translate. . . . tryna translate.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 8:25pm On Aug 18, 2008
ogamba:

NDI IGBO IBE MMA MMANU IHE ANA EME EBEA NA AMASIM RI NNE JIDENU KA UNU JI , MANA ONWERE NDI NABIA EBEA NAEME NKWUGHERI BIKO NU DOONU FA AKA NA NTI , MA NDI ABIA ACHU NWANYI MA NDI AKOCHA OHYE OZO BIKONU ONYE BIA YA KWUE IHE GA ABARA ONYE OBULA URU
NKE OZO BIKONU ONYE ASUZIRI ANYI ASUSU BEKEE EBEA IHE BU OGBAKO NDI IGBO ,IJEE NA NKE NDI OFE MMANU ONWEGHI ONYE ASU BEKEE NA OGBAKO FA , ONYE AMAGHI ASU YA JEKWU NWANNE YA KA OKUZIERE YA
EKENEKWAMU UNU NILE UDO DIRI UNU

Taa mechie onu gi ebe ahu i noo!! onwere ihe a na akpo "freedom of speech", nke gi ka i jiri were kwuo okwu ugbua and nke m ka m ji ekwu okwu ugbua! cheesy cheesy

Onye cho ichu nwanyi nya chuo na udo kariri and onye chokwa ikwu ihe bara uru nya kwuo na udo di kwa that side too, LoL @ ihe bara uru

Nwanne m nwoke ogamba welucome na nzuko ndi igbo anyi wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:52am On Aug 19, 2008
IMAATU ONYE NA EKWUGHERI NA NZUKO A "E.G" cool

ogamba:

NDI IGBO IBE MMA MMANU IHE ANA EME EBEA NA AMASIM RI NNE JIDENU KA UNU JI , MANA ONWERE NDI NABIA EBEA NAEME NKWUGHERI BIKO NU DOONU FA AKA NA NTI , MA NDI ABIA ACHU NWANYI MA NDI AKOCHA OHYE OZO BIKONU ONYE BIA YA KWUE IHE GA ABARA ONYE OBULA URU
NKE OZO BIKONU ONYE ASUZIRI ANYI ASUSU BEKEE EBEA IHE BU OGBAKO NDI IGBO ,IJEE NA NKE NDI OFE MMANU ONWEGHI ONYE ASU BEKEE NA OGBAKO FA , ONYE AMAGHI ASU YA JEKWU NWANNE YA KA OKUZIERE YA
EKENEKWAMU UNU NILE UDO DIRI UNU
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 2:35am On Aug 19, 2008
Igbo ekele m unu o! Ahu o dikwa unu ike?

Maazi Obinna, Izu uka m gara nke oma, ndeewo. Ehm. . . Odighi aka-oru m ji-aru. Abu m onye akwukwo na-agu Business Management na Accounting na obodo Amerika, mana achoro m ibu music producer. Well, abu m music producer already. Obu just that anaghi m eme ya full-time. Ihe ahu bu ihe merenu m si na-agu Business Management na Accounting. Achoro m imanegi ego m ma m nweta studio nke m. Achoghi m ka onye ozo bia manegiara m ya. Maka ule ahu i ga-ele na onwa September. . . enyela onwe gi nsogbu. Ihe niile no na aka Chineke.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 12:16pm On Aug 19, 2008
ekenekwa m unu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 1:47pm On Aug 19, 2008
ndi igbo unu ri'kpole grin grin(a suo mu ka ndie owerri)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 2:09pm On Aug 19, 2008
Igbo rie nu kuo nu ogologo ndu n'aru isi ke diri mmadu du m

Ole ndi si anyi agaghi ebi a nye ye ozo
Ole ndi si anyi agaghi ebi a nye ye ozo
Ikuku buru ha a nye nye nye nye nye Ikuku buru ha
Anyi emeriela Ekele diri chineke
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 4:59pm On Aug 19, 2008
ogamba:

MA NDI ABIA ACHU NWANYI

Nwanne, ina achu Nkita na nsi, obugi ga eri ya?



ogamba:

NKE OZO BIKONU ONYE ASUZIRI ANYI ASUSU BEKEE EBEA IHE BU OGBAKO NDI IGBO ,IJEE NA NKE NDI OFE MMANU ONWEGHI ONYE ASU BEKEE NA OGBAKO FA , ONYE AMAGHI ASU YA JEKWU NWANNE YA KA OKUZIERE YA

Eziokwu bu ndu!


ogamba:

ONWERE NDI NABIA EBEA NAEME NKWUGHERI BIKO NU DOONU FA AKA NA NTI

Ezi oyi, ika biara ebe a ofu, mana inyego anyi IWU ATO. Gi nutee aka, iga na apia anyi apipia! Odi ka ibu, obiara taa mara ala. Igbo si na: mbia mbia adighi akpa oke ala (ani)! grin grin

Romeo, Rubi, Onyinye 1 and 2, Presi_doo, Agaba1.2.3, , Echelon, OziomaTV, Ify (onye nfuru na anya Internet), na imirikiti ndi ozo (ono nu'lo na ono na'ma), DEME DEME!
Onye si nani ya biri, ya cheta ngbe ka ya!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:48pm On Aug 19, 2008
Mortiple Ochi eze.

Achigbuola m onwe m ooooooooo
Chei.
Aka m di n'elu.

(1) (2) (3) ... (524) (525) (526) (527) (528) (529) (530) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 60
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.