Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,166,003 members, 7,863,610 topics. Date: Monday, 17 June 2024 at 09:26 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (528) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (475588 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (525) (526) (527) (528) (529) (530) (531) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 1:20pm On Aug 20, 2008
lmao
Biko gwa Ogamba okwu.
Mgbe o bula o batara ebea o na aguru anyi iwu.amaghim ihe o na eche na o bu sef angry
o gaghi ekwutekwanu ihe ahu o chere na o di nkpa,nani iyopu na ikocha ndi ozo sad sad sad
O choro ka anyi gbalala ha na threadia sef?a maghim uche dat boi infact. cheesy cheesy
@agaba,o bu gi directly ka ogamba na agwa indirectly grin
i just had to peep in.ihea dikwa serious ooo.i never bargained for all these.sadly sweet wink wink sad sad cheesy cheesy cheesy cheesy
@Mortiple,a hurum gi na anya too.i ga alu m? grin grin
@rubi,mami,a nam e missi gi .Ya gaziere gi na ndi ulo gi kiss kiss
@umu igbo nile,ekeresimsei erutewela oooooooooooooo cheesy cheesy
otu rove
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 4:31pm On Aug 20, 2008
cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 8:30pm On Aug 20, 2008
ndewoo nuoo kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 9:24pm On Aug 20, 2008
bia ify ihem na ekwu obughi eziokwu kedu nke buna onye bata onako tuuuu , onweghi onye na ekwu ihe bara uru karisia nke anakpo agaba ,si kpo ihe ojoo ihe ojoo ka kuziere ndi ozo gabata ihe oma ka ha we so nzo ukwu anyi ofu ubochi ofu onye gabata kwue otu ihe ga ebute nsogbu nebea obulu maka ihe ojo omutara nonu ndi bu uzo , onye ozo sim na ebea bu nzuko onye kwue uche ya (freedom of speech) ka m jua unu onwere onye ga akuziri nwa ya ihe ojoo ndia unu nekwu ebea, achorom ka onye obula zam nkea

BLESSED CHIDON
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 9:46pm On Aug 20, 2008
Ogamba
Jee rie nsi egwere egwe. Akuziri m nwa gi ihe ojoo? Come to think of it, akaradu kpa agwa eri otu onwa. kedu ihe bu nsogbu gi? O di ka I na-anu gbana na kai kai? ikpoo mu afa ozo, akporo m theophilus Orji ka O di gini ka O na-aza. grin grin grin
Kedu etu onu di gi ebe I na-akpo agaba.
Biko ya zuoro gi ebe ahu. Agwo emeghi oji buru agwo umuaka ewere ya kee nku.

Ma achughi nwanyi O ghi ka m ga-achu? Anya ukwu. Onwere nke biara gwa gi na m na-enye ya nsogbu ma O bu na-akuziri ya ihe ojoo? ekwekwala ka m gwa gi. Smooth operator.
Don't worry amara m iwe gi. A ga m eney ohere ka i mara ma onwere nke ekwere gi enyi. Rev father. grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 10:10pm On Aug 20, 2008
ogamba:

bia ify ihem na ekwu obughi eziokwu kedu nke buna onye bata onako tuuuu , onweghi onye na ekwu ihe bara uru karisia nke anakpo agaba ,si kpo ihe ojoo ihe ojoo ka kuziere ndi ozo gabata ihe oma ka ha we so nzo ukwu anyi ofu ubochi ofu onye gabata kwue otu ihe ga ebute nsogbu nebea obulu maka ihe ojo omutara nonu ndi bu uzo , onye ozo sim na ebea bu nzuko onye kwue uche ya (freedom of speech) ka m jua unu onwere onye ga akuziri nwa ya ihe ojoo ndia unu nekwu ebea, achorom ka onye obula zam nkea

BLESSED CHIDON

Anyi n'ekwu ihe ojoo ngaa? 
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:55pm On Aug 20, 2008
ogamba:

bia ify ihem na ekwu obughi eziokwu kedu nke buna onye bata onako tuuuu , onweghi onye na ekwu ihe bara uru karisia nke anakpo agaba ,si kpo ihe ojoo ihe ojoo ka kuziere ndi ozo gabata ihe oma ka ha we so nzo ukwu anyi ofu ubochi ofu onye gabata kwue otu ihe ga ebute nsogbu nebea obulu maka ihe ojo omutara nonu ndi bu uzo , onye ozo sim na ebea bu nzuko onye kwue uche ya (freedom of speech) ka m jua unu onwere onye ga akuziri nwa ya ihe ojoo ndia unu nekwu ebea, achorom ka onye obula zam nkea

BLESSED CHIDON

onye ime obodo ka i bu tongue, what a freaking dolt!! Do you think you are talking to little children here? Don't come back here if you keep exhibiting such archaic mindset

Local man!! You are highly uncultured, teach yourself some manners and come back here for re-integration

If you want to discuss your "ihe barauru", join Oha N'eze Ndi Igbo (Igbo think tank abi na think bucket)
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:05am On Aug 21, 2008
ogamba:

bia ify ihem na ekwu obughi eziokwu kedu nke buna onye bata onako tuuuu , onweghi onye na ekwu ihe bara uru karisia nke anakpo agaba ,si kpo ihe ojoo ihe ojoo ka kuziere ndi ozo gabata ihe oma ka ha we so nzo ukwu anyi ofu ubochi ofu onye gabata kwue otu ihe ga ebute nsogbu nebea obulu maka ihe ojo omutara nonu ndi bu uzo , onye ozo sim na ebea bu nzuko onye kwue uche ya (freedom of speech) ka m jua unu onwere onye ga akuziri nwa ya ihe ojoo ndia unu nekwu ebea, achorom ka onye obula zam nkea

BLESSED CHIDON
bia,onye ime obodo a akpozinam afa biko angry angry angry angry
ole udi akuko i na ako ihea?
ihe owu i feelri di nkpa,kwukwanu ya,for where . . . i noro hia ako june 12,dikwa kiaful angry angry angry
o nwere onye i na enye nri ebea?ihe anyi na eme ebe a bu ikparita onwe anyi ochi,o nweghi onye na azu ibe ya nri.
ochonganoko dika gi
ole ime ohia i siri puta sef? notice me angry angry angry angry angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:39am On Aug 21, 2008
bia ify na romoe kana akpo unu gini obu unu bu ndi ime ofia bia burukwa ochonganoko unu nanu odika obu so unu ka okasi nahu ,ifulo nke anakpo romeo no na igbo forum nasuru anyi so bekee , romeo ibukwa onye igbo ka amuru gi nobodo ozo ina amu igbo ,kam gwa gi ejikwara bekee sam okwu ozo oburu na imaghi asu igbo ga ka ndi ozo kuziere gi tupu ibata na ogbako ndi igbo a inanu , obu ihem nchere ka m nekwu dika unu si ekwu nke batara unu nobi
abu onye nke chineke achoro ka anyi nekwu ihe gbasara jisus obughi ihe ga eme ka iwe chineke dakwasi anyi , ebea bu maka ndi igbo nile bia burukwa ebe onye obula nwere ohere ikwu ka osi che n'obi ka chineke gozie onye obula nebea naha jisus AMEN
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 7:58am On Aug 21, 2008
BIA AGABA KEDU KA NSI EGWERE EGWE NADI IRITUNAYA MBU ONA ATO UTO ? OBURU NA ONA ATO UTO BIKO WETEREM UFODI KAM RITU, MGBE IZIZI MBATARA EBEA OBU SO NANI AFA GI KAM NANU N'EZIOKWU ISIRI IKE IHE INA EME DI EGWU ASI NA ICHUCHARA UMU AGBOGHO NILE NO EBEA OKWA EZIOKWU MANA IHEM NEKWU BUNA ORUGO MGBE IGA AGBANWE BIDO GABA UKA BURU NWA CHUKWU KA CHUKWU WEE GBAGHARA GI MMEHIE GI NILE
INANU ONYE KWUE EZIOKWU ASI WETE YA KA EGBUE, NIHI NA EZIOKWU NAGBA AGBA ,BIKO ANUGOM NWANYI ABAM FURU NWUNYEM NKE UKU ABUGHI GI
grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mortiple(m): 11:19am On Aug 21, 2008
IGBO KWENU!
KWENU!!
KWEZUENU!!!

Asi na ewere aka-ekpi tie nwata ihe, ewere aka-nri guguo ya. Anam asi ka anyi wetu nu obi. Anyi anyugo maamiri sacha utu-na-amu [s]ka ndi alakuba [/s. lipsrsealed Ka nwanne nkakpu bedataya onu, ka nwanne awo zosiaya mmiri no ya na afo. Igbo si na: onye ujo ji ndu ya na onye ike.

Agaba, Chinenye (Chichi) 1 and 2, Rubi, Ify, Romeo, Rampant,Chibaby, Ogamba na ndi na adighi aputazi (I mean the backsliders), ya diri anyi ncha mma!

Obu ihe anyi na emere onwe anyi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 1:26pm On Aug 21, 2008
ma gi kwa mortiple,oga diri gi nma
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:13pm On Aug 21, 2008
bia rampant, oburu na imaghi ihe i ga etinye na profile gi, gi hapu ya empty. kedukwanu nke wu nwa nkita a yichara ekwensu grin grin grin

anyway, ndewo ada oma(ama m na imara mma)

umuigbo, nwa mama na ekele unu oooo cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 2:20pm On Aug 21, 2008
toshmann kedi ife ina cho na profil m? grin grin omalicha nkita 'an ka ina kpo ekwensu angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:13pm On Aug 21, 2008
ogamba:

BIA AGABA KEDU KA NSI EGWERE EGWE NADI IRITUNAYA MBU ONA ATO UTO ? OBURU NA ONA ATO UTO BIKO WETEREM UFODI KAM RITU, MGBE IZIZI MBATARA EBEA OBU SO NANI AFA GI KAM NANU N'EZIOKWU ISIRI IKE IHE INA EME DI EGWU ASI NA ICHUCHARA UMU AGBOGHO NILE NO EBEA OKWA EZIOKWU MANA IHEM NEKWU BUNA ORUGO MGBE IGA AGBANWE BIDO GABA UKA  BURU NWA CHUKWU KA CHUKWU WEE GBAGHARA GI MMEHIE GI NILE 
INANU ONYE KWUE EZIOKWU ASI WETE YA KA EGBUE, NIHI NA EZIOKWU NAGBA AGBA ,BIKO ANUGOM NWANYI ABAM FURU NWUNYEM NKE UKU ABUGHI GI
grin grin grin
Biko do do do, I gaghi abu m. Onye luru nwanyi ya na ify, ify ify? Ify onye m na-amghi ma fu ya na anya.

O dikwa behuge. Bia abiakwala ebe a ozo. I hapuru nwunye gi ihuru na anya bia noro online. A ga m eje chuo ya na azu gi. laghachikwa ugbua. angry angry angryPastor weva
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:34pm On Aug 21, 2008
rampant:

toshmann kedi ife ina cho na profil m? grin grin omalicha nkita 'an ka ina kpo ekwensu angry

rampant, kedu ihe nwoke n'acho oge ona ele nwanyi anya wink

amam na i ga aju m ihe m na eme na profile-u gi. yes, agaram there ihu asa nwanyi, ji mee onwe m obi oma this morning tupu faketan ewere ihu nshiko ya nochie m anya grin

fake m oo cheesy nwa mama ka di ndu o, agara m new jersey i ga hu onye be m cheesy alotara m yesterday. olee otu idi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 3:48pm On Aug 21, 2008
Chei Tosh O lee nga I no? Ikwesighi ile iru m anya maka abughi m homo.

Lekwa thread m mepere gi
jee gbara anya gi ekeresimesi
https://www.nairaland.com/nigeria?topic=161769.msg2687242#top
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ogamba(m): 4:00pm On Aug 21, 2008
bia agaba kita ka mma na umu nwanyi na echu gi ura eehhh ofu ubochi iga achu ma onye ara oruere gi nke ichu nwunyem
kaa buna ebe ibi onye obula amatawo onye ibu agaba chegharia bido gaba uka anurum na ino no obodo eliza ya gaziere gi
mana je nuru nwanyi chibaa ukwu ulo hapu umu ihe kpara akwu kpara akwu odighi ewuzi inugo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rubi(f): 4:21pm On Aug 21, 2008
@Ify I miss you too. How body? smiley kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 4:32pm On Aug 21, 2008
ogamba:

bia ify na romoe kana akpo unu gini obu unu bu ndi ime ofia bia burukwa ochonganoko unu nanu odika obu so unu ka okasi nahu ,ifulo nke anakpo romeo no na igbo forum nasuru anyi so bekee , romeo ibukwa onye igbo ka amuru gi nobodo ozo ina amu igbo ,kam gwa gi ejikwara bekee sam okwu ozo oburu na imaghi asu igbo ga ka ndi ozo kuziere gi tupu ibata na ogbako ndi igbo a inanu , obu ihem nchere ka m nekwu dika unu si ekwu nke batara unu nobi
abu onye nke chineke achoro ka anyi nekwu ihe gbasara jisus obughi ihe ga eme ka iwe chineke dakwasi anyi , ebea bu maka ndi igbo nile bia burukwa ebe onye obula nwere ohere ikwu ka osi che n'obi ka chineke gozie onye obula nebea naha jisus AMEN

EWU!!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 5:40pm On Aug 21, 2008
ogamba:

bia agaba kita ka mma na umu nwanyi na echu gi ura eehhh ofu ubochi iga achu ma onye ara oruere gi nke ichu nwunyem
kaa buna ebe ibi onye obula amatawo onye ibu agaba chegharia bido gaba uka anurum na ino no obodo eliza ya gaziere gi
mana je nuru nwanyi chibaa ukwu ulo hapu umu ihe kpara akwu kpara akwu odighi ewuzi inugo
O kwanu ihe ihere na I ga-eje gbanwe afa gi nani ka iwee nwee ike I gwa agaba okwu. haha
nani agaba . . . lol

O di ka m na azoro nwanyi m nara gi ya. Sorry , ndo. Were nwayo na-akpo afa chukwu ebe a. Biko gwa m onye nke obu a ga m ahapuru gi ya. Anu ofia
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 6:03pm On Aug 21, 2008
toshmann:

rampant, kedu ihe nwoke n'acho oge ona ele nwanyi anya wink

amam na i ga aju m ihe m na eme na profile-u gi. yes, agaram there ihu asa nwanyi, ji mee onwe m obi oma this morning tupu faketan ewere ihu nshiko ya nochie m anya grin

fake  m oo cheesy nwa mama ka di ndu o, agara m new jersey i ga hu onye be m cheesy  alotara m yesterday. olee otu idi

tosh aburu na ichori mata onye mbu,mo'obu ichoro ifu iru mu,le nkita'an anya ,gi fu ya ifugo mu,oo ejima mu bu onye'an grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:22pm On Aug 21, 2008
rampant:

tosh aburu na ichori mata onye mbu,mo'obu ichoro ifu iru mu,le nkita'an anya ,gi fu ya ifugo mu,oo ejima mu bu onye'an grin
rampant inwur anwu na mmadu. cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 6:27pm On Aug 21, 2008
agaba123:

rampant inwur anwu na mmadu. cheesy cheesy cheesy

grin grin agaba i'bia go ozo grin

nkita no na profil bu ejima mu grin ,okwa amara mu mma? cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:32pm On Aug 21, 2008
Ichere na O bu iwere nkita joro njo debe, umunwoke agba oso? mbanu, O dika tosh ha bu makojo, anyi ga-eme. grin grin
kama ya Tosh ewere pilo mechie gi ihu. O kwa ihe oma bu ka ihenwa banye ebe o na-abu.
Rapu okwu cheesy wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by rampant(f): 6:38pm On Aug 21, 2008
mbanu ,tosh ga gba oso ya fu mu na nmadu,e'hiri'm nkita ghana grin kedi ife nwoke na cho naru nwanyi joro'njo? grin unu ga gba oso
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 6:51pm On Aug 21, 2008
I don tell you. Tosh bu nani hole ka choro. iru mazikwaa mma, O buru jara
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 7:11pm On Aug 21, 2008
Mortiple:

, Agaba, Chinenye (Chichi) 1 and 2, Rubi, Ify, Romeo, Rampant,Chibaby, Ogamba na ndi na adighi aputazi (I mean the backsliders), ya diri anyi ncha mma!,

Ehm. . . Mortiple, o dika i tinyere mu na Onyinye2 together dika na anyi bu ofu kontiri. Mu na ya abughi ofu kontiri. Anyi di iche iche. Kama mmekpa-ahu adighi. Onyinye2, olee gi?

Enwere m ozi-oma. Nwanne m nwoko m toro gwara m na o choro ima asusu Igbo. O si na o choro ka m kuziere ya okwu Igbo. Nke ahu bu ozi-oma m ji bia.

Igbo mma mma nu oo!! Ndeewonu o!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 9:23pm On Aug 21, 2008
Igbo kwenu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 10:14pm On Aug 21, 2008
kwezuonu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 10:31pm On Aug 21, 2008
thanks for the completion agaba wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by agaba123(m): 11:07pm On Aug 21, 2008
Iseee wink

(1) (2) (3) ... (525) (526) (527) (528) (529) (530) (531) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 45
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.