Dating And Meet-up Zone › Re: Pictures Of Nairaland Members. by whitelexi(m): 4:52pm On May 01, 2007 |
jaybaby: Godfrey---your Pics is erm,erm, I was waiting for that! why am i not surprised  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 4:49pm On May 01, 2007 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 3:45pm On May 01, 2007 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 2:26pm On May 01, 2007 |
Hehehe Romeo nwanne'm Ibu onye wawa ina akpo ya nwanne gi, obu ofu nne ji gi na ya  Ehm, ebe nile m'gara, ha na akpo kari'm konfusion n'ihi na, abu'm nsogbu noro onwe ya  Well. . . Amaru'm na ndi wawa so kwa buru ndigbo, ndo oh  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 8:45am On May 01, 2007 |
Bia, ina ejinji ka ndi wawa  Ndi wawa ha so kwa na igboland? Uchenna, anyi ga eche ka anyi weta confirmation na i so na ndi igbo tukwu anyi ana bata gi  [center] just kidding[/center] Kedu? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 11:00pm On Apr 30, 2007 |
Ehhhmmmm, umu nna na umunne, oge erugo mgbe m'ga a na ba n'abali ya.iwe ewele unu, but enwere'm oru'n na otutu. Onye ekwu kwala si na m'jere ji iri nri ozoh ohhh  ka chi fuo nu!!! |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 10:52pm On Apr 30, 2007 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 10:46pm On Apr 30, 2007 |
monshege: bia lexi, eji m ike na ichoghi ka m mee gi ihe pericomo mere ndi tax. gakwa juo ase m na o bu mu na peri noo ubochi ya na ndi tax mere ihe ha mere  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 10:43pm On Apr 30, 2007 |
nnenneigbo: Monshegem its trueooooo, le mmanu tere ya na onu. o buru romeo o kpo anyi ka anyi rie. whitelex were apiri ogologo ya ahu bia soro rie. a kwa ya monshege kedi ebe ihuru mmanu? c'mon shatap ebe ahu!  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 10:41pm On Apr 30, 2007 |
monshege: bia nu o, o gini ka m mere unu taa? lekwanu m okoro. kedu nke bu na monshege agaghi anu mmiri togbo iko na ezinaulo a. ngwa lexiocha, kedu ngwa agha i ji puta. ama m na o bu nri ka igara rie. onweghi mgbe i na akpo anyi oku na nri bia. nnenne, ubochi ichoro lexiocha ma i furo ya, mara na o gara iri ihe. orichaa otikaputa Hei! atala'm afufu! chai! m'uwa? ori nri?  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 10:39pm On Apr 30, 2007 |
LOL, Kedi ya? ya puta nu? ejere'm je fu pericoma  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 10:36pm On Apr 30, 2007 |
romeo: lexiocha efuola Ejere'm je kwado maka agha monshege  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 10:02pm On Apr 30, 2007 |
Mon shege, i na aza afa ndi yoruba, na asu asusu ndi igbo. . . I dizi confused?  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 9:48pm On Apr 30, 2007 |
|
Culture › Re: Igbos come show your proverbs skills by whitelexi(m): 4:58pm On Apr 30, 2007 |
Ebube Agu ne che Agu. . . Ma odindu, ma onwuru awu!
The ability of a lion guards the lion. . . whether it is dead or alive!
In other words, if you know what a lion can do, u dont even bother attempting any foul play with it whether u think it is dead or alive |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 4:34pm On Apr 30, 2007 |
Acid ga amuta kwa asusu ndi b'anyi osiso, biko zie nu, gbalia kuzie re ya ofuma  . And bia Romeo achohu'm ka igwa ya ihe m'kwuru oh, o muta the asusu, o mata ihe m'kwuru  |
Dating And Meet-up Zone › Re: Nairalanders In The UK: Let's Meetup! by whitelexi(m): 1:41pm On Apr 30, 2007 |
nnenneigbo: didn't know there were this many londoners, i only see state side nigerians. it will b e cool if it will happen.hope its only for mature people not 15yearoldS. them plenty for this site Nnenne u r welcome to the club, now u see - there are many of us, infact, too many in London alone  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 9:15pm On Apr 29, 2007 |
nnenneigbo: LMAO ochu nwanyi ka i bu then. chai LOL Ashi! ihe m neme wu appreciation to ihe chineke kere, maka na o mara mma  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 9:10pm On Apr 29, 2007 |
romeo: o nweghi nke o na efe hoo haa ma ka na arusi a noghi na londom Arusi juru na london ohhh  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 9:06pm On Apr 29, 2007 |
romeo: bia lexiocha biko i ga na eje uka oooo Mbge obuna m gara uka, pastor ga no na pulpit ne me preaching, ma ne le godi umu asa biara uka, and obu mmehe na ulo uka. So therefore, tuma m ga ne ele umu asa n'ime ulo-uka, oka mma na m no n'ulo ne ezike  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 9:02pm On Apr 29, 2007 |
Otego since m gara uka oh, infact, oga ara hu before ma ga ozo  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 7:46pm On Apr 29, 2007 |
|
European Football (EPL, UEFA, La Liga) › Re: Arsenal Fan Thread: For Gunners Only (Old) by whitelexi(m): 5:51pm On Apr 29, 2007 |
3 - 1 ;d ;d ;d ;d ;d ;d ;d |
European Football (EPL, UEFA, La Liga) › Re: Arsenal Fan Thread: For Gunners Only (Old) by whitelexi(m): 5:50pm On Apr 29, 2007 |
nnenneigbo: it wasn't within 4, it was 6 actually lol
kedukwanu whitelex I can swear it was 4 mins plus some secs, well its now 2 - 1 to arsenal, Lehman dashed them one goal but my boys can find a goal when they need it. And a penalty about to be played too. Adi'm mma |
European Football (EPL, UEFA, La Liga) › Re: Arsenal Fan Thread: For Gunners Only (Old) by whitelexi(m): 4:11pm On Apr 29, 2007 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 11:26am On Apr 29, 2007 |
9ja4eva: Ama rom. LOL, odi ka confusion ne nye gi nsogbu  iburo nwoke, iburo nwayi. . . e di confused!!!! |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 11:19am On Apr 29, 2007 |
kedi di nke ibu a bu? nwoke or nwayi  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 11:13am On Apr 29, 2007 |
9ja4eva: E bia go ehenu, why m na g'aghi a bia?? akwa eme gi si na ibu nnwayi, kedi zie ihe gi na acid ne me? |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 11:04am On Apr 29, 2007 |
|
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 9:12pm On Apr 28, 2007 |
Ehhmmm, Umunna, biko gbaghara'mu, enwere ndi shiri peppersoup di egbu and ha ji mmayi ne enwete onwe ha. Agam a gbago ne elu je hanzie nkem before ya agwu  |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 9:05pm On Apr 28, 2007 |
Chotara nu ya nwayi ghotara ije ofuma  isi benjamin is $100 |
Culture › Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by whitelexi(m): 8:58pm On Apr 28, 2007 |
Ynot: Hahahaha. Achorom isi Benjamin. Bush anaghi eweta oku.
Methinks anyi g'ebido chowara romeo nwanyi to help him cook. obu so so ishiri ya inri ka nwayi ahu ga ne me? |