Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,763 members, 7,824,188 topics. Date: Saturday, 11 May 2024 at 03:42 AM

Okwu Ntabi Ile - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Okwu Ntabi Ile (22802 Views)

Ile-ife - The Cradle Of Yoruba Race, Fact, Myth And Belief / All Ile-ife Women Restricted Indoors Tonight / Akpaala Okwu (idioms). (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (Reply) (Go Down)

Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 4:57pm On Jan 19, 2008
Abiakwa mu ozo!!!!

but this time with

"okwu ntabi ile"

mine is "okuko yili akwa n'enu akwa akwala akwa"

so lets have yours,
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 9:22pm On Jan 19, 2008
Gbam!!
papa peter patara paw-paw pagi papa paul.

ogwu la nga oha m na onu.
Re: Okwu Ntabi Ile by ghettochyk(f): 4:21am On Jan 20, 2008
hahaha! prez ezurule nke m. dat was da easiest one to come up with.
ya wu sonso nkw m maa n'igbo.
Re: Okwu Ntabi Ile by romeo(m): 1:00pm On Jan 20, 2008
Nwanyi na akwa akwa i na akwa akwa na okuku yiri akwa n'elu akwa ikwara akwa di n'elu akwa

nwa nurse take note
Re: Okwu Ntabi Ile by youngies(m): 5:48pm On Jan 20, 2008
ok try this:

okpara nze na nze n'eze ihe nze zere na nza nze cheesy
Re: Okwu Ntabi Ile by ifylove505(f): 9:22am On Jan 21, 2008
Hope u get this:

Ukochukwu Okechukwu kwuru okwuchukwu n'ulochukwu di n'Arochukwu.
Re: Okwu Ntabi Ile by Hazeleyed(f): 9:51am On Jan 21, 2008
hnnmmm, una dey try ooo.

1 Like

Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 2:05pm On Jan 21, 2008
father fred fried five fresh fish for five friends from france . . . . ooooops lipsrsealed english

papa peter patara . . . . oooooops lipsrsealed ekwuola nke a

ukochukwu okechukwu . . . . oooooooops lipsrsealed ekwuokwala nke a

. . . . . . . . embarassed i give up
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 3:57pm On Jan 21, 2008
toshnwany bu eze umunwanyi ihe gbasara nwanyi na n'eme ya obi polina polina
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 4:55pm On Jan 21, 2008
nightnurse:

toshnwany bu eze umunwanyi ihe gbasara nwanyi na n'eme ya obi polina polina
dont blame him, osi na nna.
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 5:31pm On Jan 21, 2008
;d :d ;d :d ;d :d ;d
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 6:32pm On Jan 21, 2008
nightnurse:

toshnwany bu eze umunwanyi ihe gbasara nwanyi na n'eme ya obi polina polina

o rhymughi tongue

presido angry
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 11:41pm On Jan 21, 2008
toshmann:

presido angry
Iwe ewe le gi, ama m na eziokwu na ewe iwe.
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 8:49pm On Jan 23, 2008
papa pual patara paw paw panye papa peter
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 11:16pm On Jan 23, 2008
nightnurse:

papa pual patara paw paw panye papa peter
okwu ntughari ka i'na edezi maka pres ede go ya b4 lol
Re: Okwu Ntabi Ile by Kashif(m): 9:26am On Jan 24, 2008
mmmmmm, abughi m ochie na nkea. ya biawa o!
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 1:02pm On Jan 24, 2008
okponku kpogidere nkpu kpote presido na ura grin

(Okponku shout, shout soteeeeeeeeeeee him wake Presido for sleep)

O mere keeeeeeee??
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 1:05pm On Jan 24, 2008
Kashif chefuru cheftency title ya na Onitsha grin
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 1:09pm On Jan 24, 2008
faketan fakeri foreign identity card oji fe ga abroad (okwuntabi ile)
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 3:28pm On Jan 24, 2008
nightnurse:

okponku kpogidere nkpu kpote presido na ura grin

(Okponku shout, shout soteeeeeeeeeeee him wake Presido for sleep)

O mere keeeeeeee??
odabara afo maka presido bi na aso rock ndi na akpo nkpu anoghi ebe ahu grin grin.
nightnurse:

faketan fakeri foreign identity card oji fe ga abroad (okwuntabi ile)
who tell you? fake no bi tell am ooh.
Re: Okwu Ntabi Ile by Kashif(m): 3:39pm On Jan 24, 2008
nightnurse:

Kashif chefuru cheftency title ya na Onitsha grin

Mbanu! I makwa na a karirimu ihe ana etu m? Abukwanu m dike ana abo ogwu n'anya. Nkanka egbe n'ebu nnekwu okuko. Nurse uchichi, akpakwana nwa agu aka n'odu o
Re: Okwu Ntabi Ile by oziomatv(m): 11:22am On Jan 25, 2008
let me drop my bomb I constructed this!!!


ONYE ANA AKWARA AKWA NA AKWA AKWA NA AKWA YA NA AKWATAGHI YA KA ONYE NA AKWA AKWA KWAGHARIA AKWA YA   

    HOW DOES IT SOUND
Re: Okwu Ntabi Ile by faketan(m): 5:15pm On Jan 25, 2008
Gbuo mkpi boo Mkpi, were isi mkpi tinye akpa mkpi, were akpa mkpi dewere nne nkpi.
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 5:25pm On Jan 25, 2008
a plantain planter planted plantain in his plantain plantation . . . . oooops lipsrsealed english

. . . . . . embarassed cant say much here embarassed
Re: Okwu Ntabi Ile by faketan(m): 5:37pm On Jan 25, 2008
Mama maggie gotere magi maggie racha magi mama maggie gotere

1 Like

Re: Okwu Ntabi Ile by faketan(m): 5:42pm On Jan 25, 2008
nosuabali gara oru abali abali bara nosu abali mba naogara oru abali na abali
Re: Okwu Ntabi Ile by faketan(m): 5:53pm On Jan 25, 2008
nitenos natara nosa nitie mama nosa gotere nosa
night nurse O dighi mma ooo
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 7:01pm On Jan 25, 2008
o mere ke?

Odara afo na alaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaaa
Re: Okwu Ntabi Ile by oziomatv(m): 7:10pm On Jan 29, 2008
onweghi kwa onye no ebea??
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 1:36pm On Feb 01, 2008
ofe uto nnem telu nne gi otele ya?
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 12:31pm On Feb 02, 2008
bia nurseabali okpu ahu ikpu adighi gi mma na isi ikpu
Re: Okwu Ntabi Ile by Zandra1(f): 5:33am On Feb 05, 2008
"bia nurseabali okpu ahu ikpu adighi gi mma na isi ikpu"
@ presido, bia presido obulu na ihe a ide bu okwu ntabi ile then idi funny ooo cheesy.

@ topic, Unu nine ekwu chago okwu ntabi ire enwere n'Igbo tongue. Odighi mma oo

(1) (2) (3) (4) (Reply)

4 Strange Cultural Practices Associated With Marriage In Nigeria / Obiano's Aide Inducted Into The Prestigious Ozo Society Of Abagana Community / Who Are The First Class Obas Of Yoruba

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 20
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.