Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,159,142 members, 7,838,904 topics. Date: Friday, 24 May 2024 at 11:07 AM

Okwu Ntabi Ile - Culture (3) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Okwu Ntabi Ile (23132 Views)

Ile-ife - The Cradle Of Yoruba Race, Fact, Myth And Belief / All Ile-ife Women Restricted Indoors Tonight / Akpaala Okwu (idioms). (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (Reply) (Go Down)

Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 7:28pm On Feb 20, 2008
nightnurse:

faketan bu odim nobi, i can't gbala that deadly injection abeg
Ify ano kwala na mmiri ncha abanye gi na anya grin grin grin grin the same with you nurseabali grin grin grin
Nke a bu zi chiri ngba. Fake ga zi e-chozuru onye styli ya di current grin grin grin
I don run comot.
Ify na nwunye diya onu alu kwala ogu na ebe aringi onye isi ala naira abania unu.
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 8:58pm On Feb 20, 2008
. . .hehe papa pres,ji na akari iru na oku.
i kariala levels a buko grin
@ topic,errrrrrrrrrrrrrrrrrrrrhm a nam abia.
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 7:42pm On Feb 21, 2008
ukochukwu okechukwu nwachukwu kwuru okwuchukwu na ulochukwu ukwu di na ugwu ukwu kwu na eke ukwu arochukwu. grin
pastor okechukwu nwachukwu preached the gospel in the big church at the big mountain near the eke mkt in arochuwkwu. onye juru gi ? tongue
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 11:42am On Feb 23, 2008
nightnurse . . . . olee gi . . . . night nurse onye anambara steti grin

ifunugo ife nke a grin grin grin
ifele o na eme gi? bia ka mu na gi luo ogu kita grin grin

kedu ebe ijelu? grin
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 2:08pm On Feb 23, 2008
lekwa num lee motocycle ooo, tochnwanyi keduzi onye gwara gi nam bu onye anambra state?

igwuzikwana egwu gamu na ara oooo, agam agbakwa gi ogwu ozo ooo
Re: Okwu Ntabi Ile by toshmann(m): 3:55am On Feb 24, 2008
nightnurse:

lekwa num lee motocycle ooo, tochnwanyi keduzi onye gwara gi nam bu onye anambra state?

ibukwanu onye ebee? uganda? grin grin grin

nightnurse:

igwuzikwana egwu gamu na ara oooo,

o nwere egwu ana egwu n'elu ara cheesy cheesy biko ngwa ka anyi bido

nightnurse:

agam agbakwa gi ogwu ozo ooo shocked shocked shocked shocked

shocked shocked shocked shocked shocked shocked shocked . . . ndo . . ndo . . ndo biko embarassed embarassed . .
alakpuola m embarassed
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 4:35pm On Feb 24, 2008
oney apari gawa ooooo

tochi umunwanyi kwenu!
Re: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 12:10pm On Mar 10, 2008
Ngwa lee nke a

1.Anyi na-aru agwa, na-eri agwa, na-ekpoyere agwa aja n'ukwu

2. Kwa uka, kwa kobo, kwa uka kwa kobo (ad infinitum)
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 8:13pm On Mar 10, 2008
lol
eche i mela m tabie ire m ugbu a.
kam cheta otu cheesy
ekweka onye ekwe ekweghi na ekwe na ekwe ekwe na ekwe na ute ekwere. cheesy
Re: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 11:24am On Mar 12, 2008
Nwata na-egbu achara, o bu aka ka achara nko , ka o bu achara ka aka nko?

Mpi mkpi puru di mkpi n'isi
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 6:23pm On Mar 12, 2008
lol
@topic utu ato ga ato ka otu utu .
Re: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 5:35pm On Mar 14, 2008
Lee nke toga m ochi

Ti nchi gbim, ti nchi gbim, tipu nchi nsi di nchi n'ime  grin

1 Like

Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 6:01pm On Mar 14, 2008
heheee a nwuola m nga. . . .lmao

@topic ,nwanyi akwa na agwa na agwa m na akwa na agwa ndi Ngwa dika ngwugwu agwa.
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 11:46pm On Mar 14, 2008
Look me up in yellow pages i will be rock of ages
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 8:28pm On Mar 16, 2008
oshi ole aga ole?
drunk as usual grin

@topic,okechukwu nwa ukochukwu nwachukwu Arochukwu kwuchitere izuchukwu okwuchukwu na ulochukwu .
Re: Okwu Ntabi Ile by Scopium: 10:15am On Mar 17, 2008
ifyalways:

lol
eche i mela m tabie ire m ugbu a.
kam cheta otu cheesy
ekweka onye ekwe ekweghi na ekwe na ekwe ekwe na ekwe na ute ekwere. cheesy

[size=13pt]O di egwu o! Ndo maka ire gi. Umunne m ekele m![/size]
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 6:26pm On Mar 17, 2008
ekele m gi nwa Mazi Ohuhu abi na Umuokpara sef tongue

@topic egwu Egwu na Egwuatu na egwu na atum egwu grin
Re: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 3:09pm On Mar 19, 2008
Ekele dikwara gi Scorpion ehmm Scopium. Aha gi a nnoo choro ka m tabikwa ire ka ndi tabigoro na mbu.
Nnoo, I biala? Kee kwanu?
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 12:01pm On Mar 21, 2008
osancha satara ncha n'eche mgbe osachara ncha chineke chotara ya na china
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 12:05pm On Mar 21, 2008
ime n'eme nwanyi di ime ebe ona eche n'ime ulo nwanyi n'ete ime
Re: Okwu Ntabi Ile by presido1: 10:58pm On Mar 21, 2008
nightnurse:

ime n'eme nwanyi di ime ebe ona eche n'ime ulo nwanyi n'ete ime
Abortion? shaking head
Re: Okwu Ntabi Ile by nightnurse(f): 7:16pm On Mar 22, 2008
u dey shake head u be lizard?
Re: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 12:27pm On Mar 28, 2008
E gburu ele n'orie ruo n'orie eree ele


Nwata na-ata oka, i na-ata oka ata ka i na-ako oka ako?
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 1:54pm On Mar 28, 2008
echelon:

E gburu ele n'orie ruo n'orie eree ele


Nwata na-ata oka, i na-ata oka ata ka i na-ako oka ako?
lmao
okwu ntabi ile a gwula m na onu for now
i hope to chetala ozo soon grin
ok erhmmm nke a forgi forgi sha

Isiokwu okwu Okwum na ekwu bu okwukwe
Re: Okwu Ntabi Ile by Nina4eva(f): 1:59pm On Mar 28, 2008
nwanyi na akwa akwa ina akwa akwa na okuko yiri akwa n'elu akwa ikwara akwa di n'elu akwa.
I made A1 in Igbo. Bravo!!! grin
Re: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 2:46pm On Mar 28, 2008
Nne, I siri na I nwere A1 na Igbo? I too. May/June SSCE 1998 grin
Re: Okwu Ntabi Ile by Nina4eva(f): 4:16pm On Mar 28, 2008
Yea, may/june 2007. welcome to the igbo elite club grin grin grin
Re: Okwu Ntabi Ile by iromba: 12:32pm On Mar 29, 2008
Ndibe anyi ndewo nu o!

Anyi jere mgbo n'Oba, Oba bia mgba na b'anyi.
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 3:00pm On Mar 29, 2008
lol
unu ga eme ire m atabicha now cheesy
ndi nwere F9 na igbo na ha a confess now,lol ejule ha ndi nne nwanyi grin
@topic,Atata ndi Attah na ata atu na Atani
Re: Okwu Ntabi Ile by Soundmind(m): 12:55pm On Mar 31, 2008
Ekenekwa m unu o

Gbagba agbaba, gbaba agbaba.
Re: Okwu Ntabi Ile by echelon(m): 5:12pm On Mar 31, 2008
Soundmind:

Ekenekwa m unu o

Gbagba agbaba, gbaba agbaba.

Ekene dikwara gi. BTW I like the namereminds me of 2 Timothy 1:7 (KJV)
Re: Okwu Ntabi Ile by ifyalways(f): 9:26am On Apr 01, 2008
Soundmind:

Ekenekwa m unu o

Gbagba agbaba, gbaba agbaba.
biko gini ka o putara?
o kweghi m okwukwu ma o bu i hota ihe o putara embarassed
ndeewo

(1) (2) (3) (4) (Reply)

The Igbo Concept Of Satan(Ekwensu) And Chukwu (God) / Oluwo Installs Emmytex Martins Emeka As Eze Ndigbo Of Iwoland Today (Pictures) / Masquerade Festival Celebration In Akwa Ibom State (Videos, Photos)

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 29
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.