Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,195,586 members, 7,958,815 topics. Date: Thursday, 26 September 2024 at 02:49 AM

Uto Asusu Igbo - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Uto Asusu Igbo (3292 Views)

Imara Na Ibu Onye Igbo Ka Anyi Suo Asusu Anyi / Bia Ka Anyi Suo Asusu Igbo (2) (3) (4)

(1) (Reply)

Uto Asusu Igbo by Smartsyn(m): 10:12am On Jul 05, 2014
Umunne m, asi m n'odi mkpa ka enwe otu mmehe n'ulo mkparita uka bu Nairaland ga abu maka ndi Igbo, o bu ya mere m gi were mmehe nka.

Ile anya na Niagiria ugbu a, ihu n'odika asusu Igbo ana nazi kanai, otutu ndi igbo amaghi ka esi asu igbo ma ya foduzie ide ya maobu guo ya. Ndi Awusa na yoruba ji asusu ha anya isi ma odighi otu ahu n'ebe ndi igbo no.

Ya mere, oburu n'ibu nwa afo igbo no n'ebe a, gosi onye gi na mmehe, ka anyi ji ko aka onu kwalite asusu anyi.

Bika achoghi m bekee n'udi obula n'ebe a. Ndewo nu oo.


Ndi Enugu kwenu oo
Ndi Ebonyi kwenu oo
Ndi Abia biri nuo
Ndi Imo muo nuo
Anambra kwezuo nu oooo

Udo diri mmadu nile..

(1) (Reply)

Which Tribe Has The Strongest/funniest Names / ARE CERTAIN KIDS BORN WITH DREADLOCKS? / Bushmeat-eran Igbe

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 5
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.