Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,973 members, 7,817,865 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 09:38 PM

Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady - Culture (5) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (121266 Views)

15 Reasons You Should Be Proud To Be A Nigerian(pics) / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (100) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 11:00pm On Jan 30, 2009
**osisi:

ndu adighi abuo.

Ebe ok*u nyuru, a wusa owara
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Truequest(m): 11:11pm On Jan 30, 2009
Ndi Igbo mma mma nu ooo!
E sitara m na mbido guru ihe edere na elilia rue ebea mana onwe otu ihe m choputara,
Igwe USA turu anyi aka n'ihu si, onye mara na o ma atu ilu ya bia ka ya na ya wale onwe ha.
Mana site mgbe okwuru okwua rue ebea, o dighi onye mere ka oghotara ihe Igwe kwuru.
Ebe osi etua di, Igwe biko tupatara anyi ilu gi ka anyi si n' aka gi mmuta biko.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 11:23pm On Jan 30, 2009
Truequest:

Ndi Igbo mma mma nu ooo!
E sitara m na mbido guru ihe edere na elilia rue ebea mana onwe otu ihe m choputara,
Igwe USA turu anyi aka n'ihu si, onye mara na o ma atu ilu ya bia ka ya na ya wale onwe ha.
Mana site mgbe okwuru okwua rue ebea, o dighi onye mere ka oghotara ihe Igwe kwuru.
Ebe osi etua di, Igwe biko tupatara anyi ilu gi ka anyi si n' aka gi mmuta biko.


Ndi Ichie si na onye na anoghi ebe e liri ozu na-esi n'isi abo ya

Ndi be anyi na-ekwukwa na ogaranya bu omume omume na anaghi abu ogaranya abu.

Ma gi ma Igwe, gaa nu na Ilu "thread" ebe a:

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-43635.0.html
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by onyinye2(f): 12:27am On Jan 31, 2009
DANG!!!! shocked

So where have you Igbos been all this while??
Mayne since there is so many of you. . . . . . . maybe just maybe one of yall could possibly help me learn the language. smiley
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 12:31am On Jan 31, 2009
I'm not sure you want to learn the language…
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by onyinye2(f): 12:42am On Jan 31, 2009
echelon:

I'm not sure you want to learn the language…
And you say this because??
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by wisefool: 12:45am On Jan 31, 2009
Umu Igbo ekele m unu, A choro m iji ohere a kelee ndi niile nyere m mmanu eji eri okwu

A si na ekele dike na nke omere eme, omekwaa ozo, jisienu ike na eme ka ihe na akpotu na akpotusi ike.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 2:43am On Jan 31, 2009
onyinye2:

Mayne since there is so many of you. . . . . . . maybe just maybe one of yall could possibly help me learn the language. smiley
I biakwala ozo. I gaala site ahu m nyere gi maka "Survival Igbo"?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by onyinye2(f): 3:51am On Jan 31, 2009
ChinenyeN:

I biakwala ozo. I gaala site ahu m nyere gi maka "Survival Igbo"?
Of course I have. smiley
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ChinenyeN(m): 3:59am On Jan 31, 2009
onyinye2:

Of course I have. smiley
Ee-heh! cheesy O di mma nwaanyi oma. I dikwa igbali (ma o buru ndi Ngwa).  smiley
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Dede1(m): 4:49am On Jan 31, 2009
echelon:


Ndi Ichie si na onye na anoghi ebe e liri ozu na-esi n'isi abo ya

Ndi be anyi na-ekwukwa na ogaranya bu omume omume na anaghi abu ogaranya abu.

Ma gi ma Igwe, gaa nu na Ilu "thread" ebe a:

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-43635.0.html


Nwanna Mazi Echelon biko ewekwala iwe
Nighi na Nna siri na enye nwata ighie ka ya nwata na achu si enyereya ka ya nye onye.

Ilulu ghia  gbaririm anya.  “Ndi Ichie si na onye na anoghi ebe e liri ozu na-esi n'isi abo ya”

Mmaka ndi uta echerem na “Ndi Ichie siri na onye na anoghi ebe eliri ozu na-esi n’ukwu abo ya”
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 6:30am On Jan 31, 2009
Biko gbaghara m. Anya ura na-eme m mgbe na e deputa ya  grin

Ndi Ichie si na onye na anoghi ebe e liri ozu na-esi n'ukwu abo ya!
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 6:37am On Jan 31, 2009
onyinye2:

And you say this because??
What steps have you taken?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by ohaechesi(m): 10:53am On Jan 31, 2009
umu nne m, ekelela m unu ebe odi ukwu n'ihi na odighi fecha fecha. ukpala okpoko gburu, nti chiri ya. seun, i mara asu, sua na ime ikwe, ma i ga ama asu, sua na ala. ihe obula ihuru, iwere ya otu ahu. na otu aka ahu, a na m eme ka ndi cheputara echiche "virgin asato, tinyere Akata ato" biko umu nne m, tinyenu m na onu ogugu , enweghi m anya ukwu wink (for the sake of ten percent  10% only, you know what i mean) grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AloyEmeka9: 11:02am On Jan 31, 2009
Cha Cha Cha Cha , Ndi be anyi kweenu!

Iyaa
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by AloyEmeka9: 11:03am On Jan 31, 2009
Biko gbaghara m. Anya ura na-eme m mgbe na e deputa ya Grin

Ndi Ichie si na onye na anoghi ebe e liri ozu na-esi n'ukwu abo ya!

Nnam, naara ito na komputa.

@Umunnam,

Kedu nu ife unu si anyi ga eme TPIA?. Ozagharigo afa ozo a na akpo *comfort. Agadi nwanyi aha ga atukwa anyi ogbunigwe otu ubochi ebe a.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by asha80(m): 11:17am On Jan 31, 2009
Tpia ra nsi a gba ya ncha na-isi shocked angry
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Markenny(m): 12:21pm On Jan 31, 2009
A choro mu nwanyi mara mma ka queen na suo, igbo nke oma biri na ala bekee(spain) mu ga anu.oburu na i bu onye di otuaa kpoturu mu na emmy4hotluv2005@yahoo.com.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 12:41pm On Jan 31, 2009
Aloy.Emeka:

Nnam, naara ito na komputa.

Daalu Emeka. wink
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Graxie(f): 1:08pm On Jan 31, 2009
Ndigbo, ndewo nuo. Anyi bu ofu, ka anyi jiri obi nwanne welu biri oh
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 1:30pm On Jan 31, 2009
ohaechesi:

umu nne m, ekelela m unu ebe odi ukwu n'ihi na odighi fecha fecha. ukpala okpoko gburu, nti chiri ya. seun, i mara asu, sua na ime ikwe, ma i ga ama asu, sua na ala. ihe obula ihuru, iwere ya otu ahu. na otu aka ahu, a na m eme ka ndi cheputara echiche "virgin asato, tinyere Akata ato" biko umu nne m, tinyenu m na onu ogugu , enweghi m anya ukwu wink (for the sake of ten percent  10% only, you know what i mean) grin

O di mma nwanna. Anyi ga-ama ihe emere maka ya.
Toshi Okwa Ina-anu? Okwanu egbe bere, ugo ebere. Onwerekwanu ka si ibe ya ebela, ya gosi ya ebe O ga-ebe.


Graxie
noo. Ndi igbo na-eji iru oma anabata onwe ha. daalu
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by offorbuike: 2:14pm On Jan 31, 2009
Obi bu m polina polina n'ihe m na-afu ebea. Jidenu ka unu ji.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 2:33pm On Jan 31, 2009
Igbo ndi oma, unu biri kwe nu.



   Mgbeonye jiri teta bu ututu nke ya.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 3:25pm On Jan 31, 2009
Ozioma television

Onye ka I na-ekele? grin

Biko iwe gi adila oku, gini mere iji na achoghi igbanwe aha thredi a ka o buru nkew ochee?
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 4:23pm On Jan 31, 2009
agaba123:

Ozioma television

Onye ka I na-ekele? grin

Biko iwe gi adila oku, gini mere iji na achoghi igbanwe aha thredi a ka o buru nkew ochee?

Agaba otu abuo ato, biko inwere ike ikowara m ihe ina achoghi n'aha threadi a ka m kowara gi ofuma?.
Otutu mmadu kwenyere na isi mbido threadi a.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 4:35pm On Jan 31, 2009
oziomatv:


Agaba otu abuo ato, biko inwere ike ikowara m ihe ina achoghi n'aha threadi a ka m kowara gi ofuma?.
Otutu mmadu kwenyere na isi mbido threadi a.

I am just feeling homesick for that thread. If you don wanna change it no p.

Nothing is wrong with this one. Just that i prefer the one we are all used to.
if you don wanna change it, you can copyb this and paste in your 'modify' window so that the name of the old thread instead of the link
[b][url=https://www.nairaland.com/nigeria/topic-19138.18432.html
]Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady [/url][/b]leave no gap between html and closing bracket
cheers
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 4:57pm On Jan 31, 2009
achoro m aha ochie thread anyi nwere oge mbu, onweghi onye na enweghi ike imepe thread ofuru. Thread ochie di legendary and shouldn't be forgotten just like that.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by oziomatv(m): 5:03pm On Jan 31, 2009
Agaba I've changed the headling but I can't understand in all the post it couldn't change also the headlines.


romeo:

achoro m aha ochie thread anyi nwere oge mbu, onweghi onye na enweghi ike imepe thread ofuru. Thread ochie di legendary and shouldn't be forgotten just like that.


Nna Romeo amaghikwa m way gi, imepe threadi ofuru anazi enwete uru na ya? Ama m na onye obula nwere ike imepe threadi ma ihe m na aghotaghi bu ihe mere nkea mmepere jiri nwee k-leg.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by romeo(m): 5:26pm On Jan 31, 2009
Ozioma chukwu gozie gi oke nwoke eji eje mba grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by agaba123(m): 6:01pm On Jan 31, 2009
Ozioma thank you

I sigo na Oziomatelevision baa na OziomaHDtv . . .lol
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by Markenny(m): 9:04pm On Jan 31, 2009
Biko achoro mu ichu ma owere onye dere mu edemede?maka i choro mu umasi igbo mu na ha ga anuri na spain.achohi mu ndi bekee.
Re: Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady by echelon(m): 12:17am On Feb 01, 2009
agaba123:

Ozioma thank you

I sigo na Oziomatelevision baa na Ozioma[b]HDtv[/b] . . .lol
grin

O dikwa egwu o!!!

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) ... (100)

Similoluwa, Sister Of Ooni’s Wife 'Steals Show' With Backside At Royal Event / Oruko Amutorunwa (generic Names In Yoruba Culture) / Igbo Architecture | Ụlọ omé n'Ìgbò

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 35
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.