Nairaland Forum

Welcome, Guest: Join Nairaland / Login / Trending / Recent / New
Stats: 1262933 members, 1712128 topics. Date: Saturday, 01 November 2014 at 01:28 AM

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (111083 Views)

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (1) (2) (3) (4)

(0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) ... (203) (Reply) (Go Down)

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:58pm On Mar 15, 2010
Umuigbo ekenekwa m unu.
Nke onye na-eme ya gaziere ya oo.
lets continue here!

Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady (thread ochie)

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 7:27pm On Mar 15, 2010
Abia---ekelem
Anambara---ekelem
Anioma---Ekelem
Ebonyi---ekelem
Enugwu---ekelem
Imo---ekelem
Rivas upland---ekelem
Igbo zuru uwa n'ile--ekelem unu dum.

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 7:29pm On Mar 15, 2010
Ole ndi nwe ebaa. Anyi nwe ebea, nwe ebea, nwe ebea n'ile.

3 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 7:35pm On Mar 15, 2010
nde wooooo grin

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:36pm On Mar 15, 2010
Oga Andrew ekelekwa m gi.

I bu Andrew Uweh nke egwu bol?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 7:40pm On Mar 15, 2010
agabaI23:

Oga Andrew ekelekwa m gi.

I bu Andrew Uweh nke egwu bol?
Mba.
Aham wu Andre Uweh.
Andrew Uwe onye egwu bolu Leventis United wu kwa nwa afo Igbo dika m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 7:44pm On Mar 15, 2010
Andre Uweh:

Mba.
Aham wu Andre Uweh.
Andrew Uwe onye egwu bolu Leventis United wu kwa nwa afo Igbo dika m.
O di mma. Asi m ka m juo ase I ma na odighi afa aru, Andrew agho Andre. Michael aghoo mikel hehe

Daalu nwoko oma.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 8:42pm On Mar 15, 2010
O Medila oo! Nde ke anyi ekpufurula m unu okpu.

Chi-Baby olee kpa i ri?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 8:56pm On Mar 15, 2010
ChinenyeN:

Chi-Baby olee kpa i ri?

adimma smiley oteee la oo. . .hw u??
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 8:57pm On Mar 15, 2010
Igbo Kwezu ooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo grin grin grin
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 9:02pm On Mar 15, 2010
chamotex:

Igbo Kwezu ooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooooo grin grin grin

jowka!. . kedu otu imere?? tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 9:12pm On Mar 15, 2010
chi-baby:

jowka!. . kedu otu imere?? tongue

Ogini? smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 9:19pm On Mar 15, 2010
chamotex:

Ogini? smiley

asim ole otu imere gi na ajum ogini. . angry
ole inhe e miniri by dat?? grin tongue
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by mamagee3(f): 9:26pm On Mar 15, 2010
IGBO KWENU.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chamotex(m): 9:27pm On Mar 15, 2010
chi-baby:

asim ole otu imere gi na ajum ogini. .  angry
ole inhe e miniri by dat??  grin tongue

Daalu nwoko oma. cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by chibaby5(f): 9:32pm On Mar 15, 2010
chamotex:

Daalu nwoko oma. cool

ROTF  cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy tryna play smart abi?? u got dat 4rm a guy's post earlier  cheesy . . .cut in da act!   tongue

mama-gee:

IGBO KWENU.

ndewooo  smiley. . kedu?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:37pm On Mar 15, 2010
ChinenyeN:

O Medila oo! Nde ke anyi ekpufurula m unu okpu.

Ndi nke unu ha agbaragi gini? smiley
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asha80(m): 10:13pm On Mar 15, 2010
Unu a gba kwala ncha? shocked cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 12:36am On Mar 16, 2010
asha 80:

Unu a gba kwala ncha? shocked cool
Asha onwere si na [b]ohu[/b]ru gi ebe ina azu tura, owu eziokwu?
Asha eme na tura na agala zi onu na eke onu nwa.

chamotex:

Daalu nwoko oma. cool
Dalu nke gi ooh. Ime na kpa ole? Ama m na aru di umu azi gi na ndi nwunye gi? Kele cha ha ma ilaruo ulo.

Ndi Igbo happy tuesday nu ooh. tongue tongue tongue

Ke Lysaa and ndi ozo?
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Chykason(m): 12:59am On Mar 16, 2010
chamotex:

Daalu nwoko oma. cool
chim, atokwala m na ebe a ooo. Nwanyi ka i na asi 'daalu nwoke oma.'
O di ka ego e jiri luta nne gi a lara niyi. Onye igbo khaki
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Chykason(m): 1:00am On Mar 16, 2010
Ana m ekele odi Igbo bu Igbo no n'ebea. cool
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by mamagee3(f): 1:16am On Mar 16, 2010
chi-baby:

ROTF  cheesy cheesy cheesy cheesy cheesy tryna play smart abi?? u got dat 4rm a guy's post earlier  cheesy . . .cut in da act!   tongue

ndewooo  smiley. . kedu?
O di mma. cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 1:20am On Mar 16, 2010
Onye obula nno.

Nodunu nke oma. Onye achokwala ibe ya okwu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 3:24am On Mar 16, 2010
chi-baby:

adimma  smiley oteee la oo. . .hw u??
O di nma. Ee o teela l'ezi. A de, thank you. Akwukwo kwanu? I naha-agu?

Ikomi:

Ndi nke unu ha agbaragi gini?   smiley
grin O digh ihe ha gbara m.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by olibyno(m): 7:53am On Mar 16, 2010
Umu Igbo e kenem unu! kedu nke na eme na ala-igbo
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by Mmuo(m): 10:21am On Mar 16, 2010
IGBO KELEENU!
IGBO ZUONU!
IGBO RIE!
IGBO NUONU!
IGBO NURIANU!

Onye gbuma achara onye gbuma, onye akpola ibe ya onye ikoni.

Ya diri anyi niile na mma.

2 Likes

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 10:36am On Mar 16, 2010
Mmuo:

IGBO KELEENU!
IGBO ZUONU!
IGBO RIE!
IGBO NUONU!
IGBO NURIANU!

Onye gbuma achara onye gbuma, onye akpola ibe ya onye ikoni.

Ya diri anyi niile na mma.

Ba a ma, uyo uyo maagi
Ndeewo!
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by AndreUweh(m): 8:21pm On Mar 16, 2010
Biko nu, UmuIgbo nile nyenu di otu egwu bolu CHELSEA nkwado (support) ka ha merie na ubochi taa.
Biko unu marakwa na Chelsea nwere Mikelu Obi, Mikelu Emenalu na otutu Umuigbo no na ya wu otu.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by agabaI23(m): 8:25pm On Mar 16, 2010
Andre Uweh:

Biko nu, UmuIgbo nile nyenu di otu egwu bolu CHELSEA nkwado (support) ka ha merie na ubochi taa.
Biko unu marakwa na Chelsea nwere Mikelu Obi, Mikelu Emenalu na otutu Umuigbo no na ya wu otu.
Akuko na ewgu.
Achoro m I ma.

Gunners 1876 cheesy
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:42am On Mar 17, 2010
Andre Uweh:

Biko nu, UmuIgbo nile nyenu di otu egwu bolu CHELSEA nkwado (support) ka ha merie na ubochi taa.
Biko unu marakwa na Chelsea nwere Mikelu Obi, Mikelu Emenalu na otutu Umuigbo no na ya wu otu.
Kedu zi oge chelsea ji wuru igbo football association. Pompy, Everton, Spurs nwere umuigbo too.
Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by asha80(m): 11:54am On Mar 17, 2010
Andre Uweh:

Biko nu, UmuIgbo nile nyenu di otu egwu bolu CHELSEA nkwado (support) ka ha merie na ubochi taa.
Biko unu marakwa na Chelsea nwere Mikelu Obi, Mikelu Emenalu na otutu Umuigbo no na ya wu otu.

Chelsea gba kwa oku.

1 Like

Re: Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:31pm On Mar 17, 2010
Mu na Obi m Darfur na asi Umuigbo nile,Unu emela oooooh. cheesy
Ikomi:

Ndi nke unu ha agbaragi gini? smiley
Hey,my lolipoo angry
kedu maka Otele,Tosh na UsuRome?

(0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) ... (203) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Beautiful Faces Of Africa / Pictures Of African Traditional Clothing!

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2014 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See Nairalist and How To Advertise. 97
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.