Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,152,814 members, 7,817,360 topics. Date: Saturday, 04 May 2024 at 10:56 AM

Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! (1337 Views)

40th Anniversary Of Aku Uka Slated For Friday And Saturday || Www.naijaram.com / 258 Vehicle And Aircraft Types Translated Into Igbo (umu Ugbo gazie) / Buhari; Ndigbo Nile Biko Bianu O. (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 4:36am On May 10, 2015
Oburu na I ma asu asusu Igbo, ma o bu na I choro iimuta ka e si asu ma obu ka e si ede asusu Igbo, ebe a bu ohere gi! Gbata oso ka anyi supu! Ndewo nu oooo! Nya gazie!
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Utchgirl(f): 5:46am On May 10, 2015
Kedu isiokwu gi?
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:26am On May 10, 2015
ututu oma, umunne m
ke ka abali si ga?
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:31am On May 10, 2015
Young03:
ututu oma, umunne m

ke ka abali si ga?
Abali di mma nwanne. Anyi rahuru ula ofuma. I ga-agakwa Uka?
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:32am On May 10, 2015
Utchgirl:
Kedu isiokwu gi?
isi Okwu m bu ihe obula I choro ikparita.
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:33am On May 10, 2015
barrnchedo:
Abali di mma nwanne. Anyi rahuru ula ofuma. I ga-agakwa Uka?

nna a ,agaro kwa m oo

onwe ka ife si daa
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 6:34am On May 10, 2015
Young03:


nna a ,agaro kwa m oo

onwe ka ife si daa
mana I ka ga-aga, okwa ya? Ife amaka (ma Chukwu kwado).
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Young03(m): 6:43am On May 10, 2015
barrnchedo:
mana I ka ga-aga, okwa ya? Ife amaka (ma Chukwu kwado).

imacha, ka m lewa anya ife ubochi ga enye
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 7:04am On May 10, 2015
Young03:


imacha, ka m lewa anya ife ubochi ga enye
nsogbu adighi. Jisie ike.
Re: Oge Ndi Igbo. Umu Igbo Bianu Ka Anyi Kparita Uka. Udo Di!!! by Nobody: 9:33pm On May 11, 2015
Young03:


imacha, ka m lewa anya ife ubochi ga enye
jisie ike

(1) (Reply)

Ban Placed On Funerals Until Queen Mother Of Asante Kingdom Is Buried / YORUBA LAND...... Teach Me Yoruba / Pothole Shaped Like Map Of Nigeria

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 8
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.