Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,159,114 members, 7,838,820 topics. Date: Friday, 24 May 2024 at 09:56 AM

Igbos come show your proverbs skills - Culture (95) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (278713 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (92) (93) (94) (95) (96) (97) (98) ... (101) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 1:01pm On Oct 13, 2010
ifyalways:

lol
Agadi da ada ugboro abuo,nke ato o guo ihe o bu na ugbo onu.
Once bitten twice shy
rubi,ndeewo.
grin
Agba mbu, otua n'ogwe; agba abuo, otua n'ogwe; o na bu ogwe ka apiara aku
Once bitten twice shy
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 1:17pm On Oct 13, 2010
youngies:

grin
Agba mbu, otua n'ogwe; agba abuo, otua n'ogwe; o na bu ogwe ka apiara aku
Once bitten twice shy

cheesy
Akpusi gba Otele,O muru ako.
Once bitten,twice shy
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 7:18pm On Oct 13, 2010
Onye añu gbara na agba oso ma o hu okpurukpu ijiji. Once bitten, twice shy.
Re: Igbos come show your proverbs skills by otele(m): 2:52pm On Oct 14, 2010
ifyalways:

cheesy
Akpusi gba Otele,O muru ako.
Once bitten,twice shy

Ify angry o dika igaghi atuli proverb without otele. Everytime gi si ka agbusi gbaam.

@topic

onye agwo turu, igide na atu ya ujo.
Once bitten twice shy
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:06pm On Oct 15, 2010
@topic
Onye mkpumkpu na aga ikiri egwu n'oge
Once bitten, twice shy cool
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 8:56pm On Oct 15, 2010
Ugwu muta mgbaji ukwu, agadinwanyi amuta agakata akwuru.
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 9:04pm On Oct 15, 2010
Nwoke anaghi ano n'ulo ya nopia akpa amu ya
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 1:47am On Oct 16, 2010
Okenye anaghi ano n'ulo ewu amuo n'ogbiri
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 3:30pm On Oct 18, 2010
@topic

Ugwu muta igbaji ikpere, agadi nwanyi amuta arikata akwuru
Once bitten, twice shy   cool

Ify keep it real  wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 4:26pm On Oct 18, 2010
Achowa mma ekwe agba ama ihe eriri
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:00pm On Oct 19, 2010
rubi:

Nwoke anaghi ano n'ulo ya nopia akpa amu ya
Nne biko tugharia ilu gi a na asusu Igbo
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:26pm On Oct 19, 2010
youngies:

@topic

Ugwu muta igbaji ikpere, agadi nwanyi amuta arikata akwuru
Once bitten, twice shy   cool

Ify keep it real  wink
I give up,u won cheesy
otele:

Ify angry o dika igaghi atuli proverb without otele. Everytime gi si ka agbusi gbaam.

@topic

onye agwo turu, igide na atu ya ujo.
Once bitten twice shy
N'ihi na ahuru m Otele m na anya.I cant go anywhere without Otele m. cheesy
@Topic,O nweghi ihe anya ga ahu ma o bu huru gbaa nmme.
Nothing is new to the ear,nothing can be said to be unheard of before
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:39pm On Oct 19, 2010
rubi:

Nwoke anaghi ano n'ulo ya nopia akpa amu ya
youngies:

Nne biko tugharia ilu gi a na asusu Igbo

If a man should continue sitting down in his house he will shred his scrotum by sitting on it

Meaning A man will always have power over his house/wealth[b] or [/b] b/c a man has many wives that does not mean he will not have peace anymore in his own house

Ify a mma daa? smiley

Idu kwa nma? kiss
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:54pm On Oct 20, 2010
Nwata huwa anya,O kwuwa onu.
For every action,there is equal and opposite reaction
Rubi,a dim nma.Kedu maka ndi nke gi?Imella  kiss
Throtler wu onye army,always on awol.
Re: Igbos come show your proverbs skills by holydante(m): 9:30pm On Oct 20, 2010
Hahahahah, am lovn this idea guys. Imagine I can't even come up with any,chai ewu a taa mmadu igwu n'isi
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 11:47pm On Oct 20, 2010
onye ishi zogbula udara ozotara na ukwu, onye ga enye ya ozo.
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 2:25pm On Oct 21, 2010
Onye a na-agwo ibi, o na-eto afo, udene na-akpo ya oku n'ajo ofia.
Mbosi aka ga-akpara ezekudene, ezekudene ekwuo onye chiri ya ozo
Aguu guwa amu okenie, aguu guo otu, obewe akwa.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:12am On Oct 22, 2010
@Topic,Oke soro ngwere maa mmiri,oko oke o gaghi ako ngwere.
Shoes get size,levels dey,maintain your lane  cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by holydante(m): 9:30am On Oct 22, 2010
agabaI23:

Ukwa ruo oge ya odaa.

Isi akwu dara n'ala edetula aja

hahaha, ify always abeg where i for see igbo quotes joor? u bi igbo teacher??
Re: Igbos come show your proverbs skills by holydante(m): 9:32am On Oct 22, 2010
ifyalways:

Agaba nyuru ahuru na threadia cheesy
@Topic,Eji ushi ahuru amata uto nshi.
The begining of anything to some extent determines how it wud end
Anu gba aja oso,ajuju a ya ajo egbe kara aka.
Desperate situations calls for desperate measures
Echezonnnnnnnnnnnnnnna,u are missed. sad
Rubi,Throttler . . .Kedu ka eke si anya anwu? kiss

ooppps, @ifyalways!! u bo igbo tutuor? where i for get access to all these adages abeg??
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:41am On Oct 22, 2010
Holydante,mba kwa oh.Im just a learner and everyday babe like u,assuming na i bu nwanyi undecided
Stay on the thread,read through and most importantly associating with Igbos where ever u are located wud help.
Imeela cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills by holydante(m): 11:05am On Oct 22, 2010
ifyalways:

Holydante,mba kwa oh.Im just a learner and everyday babe like u,assuming na i bu nwanyi  undecided
Stay on the thread,read through and most importantly associating with Igbos where ever u are located wud help.
Imeela  cheesy

lol (achiala m ochi nke ukwuuu) Nwada IfyAlways, isi na ibu learner with all these that you are droppn? ha!!! ekweghi m, meanwhile awum dimkpa ooo, abughi babe. ok, anula m, ndi enyi m wukwa ndi igbo na olu mana onye obula suga bekee na pidgn, aga m anwa okem.

dalu nwanyi oma wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by malabite: 6:08pm On Oct 22, 2010
Interesting!

Onye nzuzu n' eji aka ekpe arú úlö nna ya aka
It is only the foolish person that points to his father's house with his left hand
(Stupid to treat serious issues with disdain)
______________________________________________________________

Onye úmúnnaya dinyere ozi n’eji ukwu agbawa úzö
A man on an errand by his kinsmen, breaks into the house without knocking on the door
(If you have authority, you show it without looking back)
___________________________________________________________________

Nwa nza rijue afö, ya si chi ya púta mgba
When the small bird has had enough to eat, it challenges its god to a wrestling bout
(When a negligible achievement makes ones head swell to the extent that he takes on challenges that he can't handle)
__________________________________________________________________

ösö nwanyi n'agba hapú ara ya aka, abúghi obere ösö // öbúghi egwu achi útaba n'aka agba
When a woman runs without holding her breasts, then the situation must be serious (note, in those days bra had not yet been invented)
// It's a kind of dance one can't do with tobacco stuff on the palm of his hand
(This situation is critical // You must take this serious)
___________________________________________________________________

Nwa ga egburu nna ya ehi, ana amaya  n’ ije ukwu ya // Eji ahú ama uto nsi
You can easily tell a child that will buy a cow for his father's funeral, simply from his footsteps
(There is always an indication to whether something will be successful)
_____________________________________________________________________

Nwata akwö n’azú amaghi n’ije na ara ahú
The child on her mothers back does not know how difficult it is to walk a long distance
(When you have things on a platter of gold, you wont know what others go through to get it)
_____________________________________________________________________

Onye añú gbara n’atú ijiji újö
A man stung by a bee runs when he sees a fly
(Experience of a mishap makes one extra cautious // Once bitten twice shy)
_______________________________________________________________________
ijijji benyere n’ akpa amú, I hapú ya, öta akpa amú, isi ka igbue ya, ikupia mkpúrú amú (IDIOM)
It's like a fly that perched on the scrotum, if you decide to leave it, it will bite the scrotum, if you decided to hit it, you crush the testes
(A dicey situation, all the options present serious risks)
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 7:45pm On Oct 23, 2010
Onye nna ya dunyere ori, na-eji ukwu agbawa uzo
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 7:29pm On Oct 25, 2010
Naani onye di ndu ka amu na eke.
Re: Igbos come show your proverbs skills by asha80(m): 8:08pm On Oct 25, 2010
slap1:

Naani onye di ndu ka amu na eke.

grin cheesy grin wink
Re: Igbos come show your proverbs skills by AndreUweh(m): 8:29pm On Oct 25, 2010
Nwata noro na ura nyuo ahu, kpote ya ka onu ushi ya.
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 8:25am On Oct 26, 2010
Andre Uweh:

Nwata noro na ura nyuo ahu, kpote ya ka onu ushi ya.
Lol, so that o gaghi anyu ozo.
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 12:21pm On Oct 26, 2010
Onye ji igwu ka ewu na eso.
More money,more friends
Re: Igbos come show your proverbs skills by holydante(m): 2:17pm On Oct 26, 2010
rubi:

Nwoke anaghi ano n'ulo ya nopia akpa amu ya

ve not been happy but i just popped onto this thread and ve been hahahahahaha all day with such ilu and adage joined together, cheesy wink smiley smiley smiley smiley smiley smiley Nwanyi Oma transalte if you can,
Re: Igbos come show your proverbs skills by slap1(m): 2:25pm On Oct 26, 2010
rubi:

Nwoke anaghi ano n'ulo ya nopia akpa amu ya
Eche m ma o bu ". . . nopia nkpuru amu ya?"
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 3:11pm On Oct 26, 2010
holydante:

ve not been happy but i just popped onto this thread and ve been hahahahahaha all day with such ilu and adage joined together, cheesy wink smiley smiley smiley smiley smiley smiley Nwanyi Oma transalte if you can,
rubi:

If a man should continue sitting down in his house he will shred his scrotum by sitting on it

Meaning A man will always have power over his house/wealth[b] or [/b] b/c a man has many wives that does not mean he will not have peace anymore in his own house

Ako walam ilu an' mbu

(1) (2) (3) ... (92) (93) (94) (95) (96) (97) (98) ... (101) (Reply)

African Weddings From All Over! / Yoruba Idioms: Owe Yoruba, Itunmo Re Ati Lilo Re / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 31
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.