Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,194,939 members, 7,956,545 topics. Date: Monday, 23 September 2024 at 01:41 PM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills (286247 Views)
Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) / Yorubás come show your proverbs skills (2) (3) (4)
(1) (2) (3) ... (95) (96) (97) (98) (99) (100) (101) (Reply) (Go Down)
Re: Igbos come show your proverbs skills by odumchi: 9:29pm On Dec 19, 2010 |
ana akpa aga isi akpare enwe adi nma isina eteeya four courner . |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 4:07pm On Dec 21, 2010 |
A na m asi ka udo na ihunanya Christi diri mmadu n'ile na oge mmeme Christmas na aha ohuru. Olisa chekweba ezi n'ulo onye obula Biko nu, "okpa akidi anya n'ala" |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:21pm On Dec 22, 2010 |
^buru bia,O ga aba! I just remembered that now,Aba slangs.lol |
Re: Igbos come show your proverbs skills by donkarly(m): 11:16am On Dec 23, 2010 |
biko nu umunnem,onwere inu mmadu turum,si na obu inu ndi igbo mana asirim ya na oburo eziokwu,na obu ya onweya wetara ya.mu wee si kam juo mmadu ole nugoro inu a mbu- osiri na 'enweghi ezekwibe na agaghi enwe ekwueme maka na obu ezekwibe mutara ekwueme'. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by preselect(m): 6:15pm On Dec 23, 2010 |
Agwo si oga atugbu atugbu ma n'elo. Snake says he has to strike first to kill the prey before swallowing. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 9:16pm On Dec 23, 2010 |
donkarly:Ihe okenye no ala hu, nwata kwuru oto Ogaghi ahu ya. Nwere ndidi |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 10:38pm On Dec 25, 2010 |
Happy Ekeresimesi mmadu n'ile Amuru onye nwe anyi na ubochi tata |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Nobody: 4:17pm On Dec 27, 2010 |
Deals Affair helps Nigerians enjoy the best offers, discounts, bonanzas, special promotions and unbeatable prices around them. Our service helps customers buy smart and save money and businesses use this to attract new customers to their products and services. Links www.dealsaffair.com www.facebook.com/dealsaffair www.twitter.com/dealsaffair |
Re: Igbos come show your proverbs skills by agabaI23(m): 7:27pm On Dec 30, 2010 |
Ihey ka ubi bata, ere oba |
Re: Igbos come show your proverbs skills by udennaa: 10:30pm On Dec 30, 2010 |
Akpakana mara ozo ma ozo ga ana |
Re: Igbos come show your proverbs skills by donkarly(m): 1:37pm On Dec 31, 2010 |
'nwata ejighi aku ojide ire oma'. 'ire oma ka ejina ji aga n'ogwu'. 'ihe agwo muru aghaghi iso ogologo'. afu onye ana amara ekwe atunye ekwe n'ofia'. 'agbalusia ngene ama kworo ngene nuo'. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:59pm On Jan 02, 2011 |
Umunnem nile,home na abroad . . . .afo ohuru oma. Afo a ga abu afo udo,onu,nmeri na ngozi nye anyi dum. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by udennaa: 11:16am On Jan 03, 2011 |
^^D'eme ada mmadu.anyi na afu aka oru gi,jisie ike.afoa ga aburu anyi nile afo oma.iseeeee! |
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 11:22pm On Jan 04, 2011 |
Igbo bu Igbo ekele m unu oh! Ise ooo! Onye obula zelu nke ochiri oh! Ise ooo! Afo ohuru nkea ga adiri anyi mma oh! Ise ooo! |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:14am On Jan 13, 2011 |
Gini mega ebe a Igbo bu Igbo ekene m oo Onye na agbakwa oso,ya echefula igu miles a dighi ama ama Onicha gwara Obosi. @Topic,Onye na asoghi uburu bia tam aru na isi,a gaghim eji maka nshi hapu itagwara/itakwuru ya na ike/otele Meaning:do me, i do u=balanced equation |
Re: Igbos come show your proverbs skills by Onlytruth(m): 4:03am On Jan 15, 2011 |
Mkpi mbugobe adighi agba ewu! You cannot carry a he-goat on top of the female and expect him to perform. He must mount by himself. You cannot force anyone to do what they didn't plan to do. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by rubi(f): 8:36pm On Jan 21, 2011 |
Ndi owerri turu ilu si Iri kpo ole? ji agwo onye oria |
Re: Igbos come show your proverbs skills by koolchicco: 8:44pm On Jan 21, 2011 |
Emee nwata ka emere ibe ya, obi adi ya mma. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 5:40pm On Jan 22, 2011 |
Ndi Nsugbe tulu ilu si: Mgbirimgba amaghi na ezi na atu egwu The bell is unware that tha outside is always afraid whenever the bell tolls |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 3:44pm On Jan 23, 2011 |
^lol.threadia abagozi village eeh kwa?@Topic,ndi uyo anyi shi,uyo wu uyo mi na gi,ta ugba m,nuo mmai m ma jiri ogodo nwanyi m mee m eze.Meaning:we as brothers can and wud share everything excluding our spouses. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by nwaigbomg(m): 6:54pm On Jan 23, 2011 |
ndi igbo kwuru si, nkita rie nsi, eze ere ewu. LIT. MEANING: dog feeds on poo and spared from teeth decay, but the goat that does not feed on poo suffers teeth decay MEANING: somebody bearing another man's cross---suffering because of somebody's crime asi mmanya ka ana anuchitere dinochi/dingwo, anaghi adachitere ya elu u can represent a palmwine tapper during wine drinking but u can represent/stand for him when it comes to falling off from the palm tree anu gbaa ajo oso, agbawigaraya ajo egbe okuko lee nga ana aboo okwa, o nwanne ya aku fechaa, odara awo nwata bido gbawa azi amu, odi ya ka oga emeli ihe nna ya mere okuko na erubeghi na ubu akpo chorochoro, egbe ga ebu ya ufu eburu ya when an immature chicken starts croaking-- making loud noise, if the kite fails to swoop on it, the woof will surely do so |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 6:08pm On Jan 24, 2011 |
nwaigbo_mg:Okwu. A drunk fowl never jam a crazy fox. Nna gi muru gi. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ikennahill: 4:02am On Jan 25, 2011 |
onye gbu igu ka ewu na eso |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:04am On Jan 25, 2011 |
^+10 He who plays the piper dictates the tune. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by nwaigbomg(m): 5:24pm On Jan 25, 2011 |
ifyalways: thanks for the correction, fox not woof kedu? udo diri gi nwanne m nkwu asana n' odu igu ogbu opi na ezie imi oji ihe nwata welia aka elu, aka fuwa ya ufu, owetuo ya ihe ojo gbaa afo oburu omenaala ana asu aja, ikpe ana ama ndi mmuo nwata mara ihe , ugwo akpo ya |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 10:48am On Jan 26, 2011 |
^Mba nwanne m ,ilu gi di more than correct.it could be wolf or fox,mine is merely another version of the same ilu.jide ka i ji. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 9:15am On Feb 01, 2011 |
Anu gba ajo oso,a jujua ya ajo egbe.A naghi agwa ochi nti na agha esu. Desperate situations calls for desperate measures |
Re: Igbos come show your proverbs skills by dempeople(m): 8:31pm On Feb 01, 2011 |
1) Ngwere lilu enu oji, aburozi nnwa. (A lizard that climbed a tree, is no longer an infant). 2) Agwo niile ra ira mana, enwere eke nwe ohia. (Literal interpretation = All snakes are equal but, there's a snake that's owns the forest. Similar to "All men are equal but there're men that are more equal than others). 3) Nwata jepulu ejepu, ka okenye were mara ihe. (A child (or youth) who has migrated to other lands than his/her own particular land, is more wiser than an adult who has never migrated) 4) Agu tegolu aka n'ohia, ebeobula ono were nyuo ahu, a ga-anu isiya. (Literal interpretation = A lion that has long been in the bush, wherever it farts, the odour must be smelt) >>> Could be used to refer to anyone who's famous for something). 5) Isi na isi ra bu n'onu, mana mmadu ka ibe ya. (All men are equal but some are more equal than others). 6) Nnwa malu nnaya, amarago ndi chere ya n'elu uwa. (<<<<<<This ilu (proverb) has a lot of meanings and its best interpreted by who ever reads or listens to it.>>>>> 7) Mma di n'amu ndi mmadu. (There're daggers in the smiles of men(people)). 8 Onye ma mmadu na-egbu ya. (It is the person who knows you, that will kill you OR, the person who knows you will know how best to bite you where it'll be painful) 9) Chukwu ekwekwala ka ngwere gba aji. (Literal interpretation = God forbid the snake to grow hairs. Meaning = God forbid bad thing to happen.) 10) Ndi nchere na mu na ha kwu, buzikwa ndi choro inyim. (The people I thought we stood together, are the ones who want to bury me) 11) Mu na ndi mmadu azugo okwe n'elu uwa. Ife adigo nma. (I've played with people for me to know my enemies very well OR, I've played with people for me to distinguish my enemies. It is well. (Sort of that, from the games we've played, I've come to know their tactics. I'm a better player because of the experience of it). 12) Umu uwa, ogini ka mmelu unu? (The people of the world, what has been my crime? (Normally a question asked by someone who thinks he/she is been wished evil by many people surrounding him/her). 13) Mepe anya gi ofuma, ekwensu na-ejekwa uka ma, na anokwa n'iru oche. (Literal interpretation = Open your eyes very well for, the devil also goes to church and sits on the front seat. (Used, to warn to not be deceived by actions of people). 14) Nchikasia ndi mmadu, adiro eru na-mkpuru obi. (Literal interpretation = The laughs of people doesn't (or doesn't always) reach to the heart.) 15) Mmuo na mmuo nuba ogu, putara ha n'uzo. (Literal interpretation = When you see two masquerades fighting, get out of the way. (Meaning: Don't jump into something that does not concern you otherwise, it might (or will) be your downfall.) . . . . . . . . . . Let me try and remember some more uncommon ones. 1 Like |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 5:45pm On Feb 02, 2011 |
No 15 bu egwu eji. Onye tinye anya ya na ite onye oso,mmanu oku a gba ya na anya. Mind ur business @Youngieee,Iwe na ewe m. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by dempeople(m): 1:41am On Feb 03, 2011 |
^^^^^ I formulated some of them just like No. 15. |
Re: Igbos come show your proverbs skills by youngies(m): 12:37pm On Feb 03, 2011 |
ifyalways: Nne m owu gini na ewe gi? Marakwa na onye nwe iwe, ota nkata ose! If you get angry, you shall consume a basket of pepper |
Re: Igbos come show your proverbs skills by ifyalways(f): 2:48pm On Feb 03, 2011 |
youngies:M ga ata gi aru na ike. Kedu onye bu dokita ahu nwuru nu?Ndo |
(1) (2) (3) ... (95) (96) (97) (98) (99) (100) (101) (Reply)
African Weddings From All Over! / Animals Names In Yoruba And Their English Meaning / Keggites Members : Introduce Yourself & Ilya
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 36 |