Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / NewStats: 3,195,592 members, 7,958,825 topics. Date: Thursday, 26 September 2024 at 04:08 AM |
Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Gwam Gwam Gwam . . .? (3398 Views)
Show Off Your Gwam Gwam Skills / Gwam! Gwam! Gwam! (2) (3) (4)
Gwam Gwam Gwam . . .? by slap1(m): 9:55am On Sep 16, 2010 |
Biko amaghim ma udi thread-ia odikwa ebe a. Ka osina di, o ga amasi m ma anyi bido juritawa onwe anyi gwam gwam gwam Igbo ka anyi hapu ichefucha ndi nke di anyi n'isi. . . . Gwam gwam gwam, gwam ihe kuuru miri la n'elu? |
Re: Gwam Gwam Gwam . . .? by sassyril(f): 2:54pm On Sep 16, 2010 |
aku oyibo, |
Re: Gwam Gwam Gwam . . .? by AndreUweh(m): 7:14pm On Sep 16, 2010 |
Gwam gwam gwam, ihe na etigbu nwata n'ihu nne na nna ya.---Aguru. |
Re: Gwam Gwam Gwam . . .? by ChinenyeN(m): 10:02pm On Sep 16, 2010 |
Andre Uweh:Onye juru ajuju, o na-aza ajuju nke ya? Ka onye ozo zaa "gwa m, gwa m, gwa m" gi. |
Re: Gwam Gwam Gwam . . .? by ifyalways(f): 9:32am On Sep 17, 2010 |
@Slap,O dim ka enwere udika threadia b4.Choo ya |
Re: Gwam Gwam Gwam . . .? by slap1(m): 1:28pm On Sep 17, 2010 |
^Nsogbu adighi. |
(1) (Reply)
What Is The Standard Of Beauty In The Nigerian Society? / Does Nigeria Have Honour Killings? / Igbo Progenitor Story Vs Yoruba Progenitor Story, Facts & Fiction
(Go Up)
Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10) Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 6 |