Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,154,879 members, 7,824,669 topics. Date: Saturday, 11 May 2024 at 02:54 PM

Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) - Culture (4) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) (31131 Views)

Nigeria Pidgin Proverbs & Their Meanings / Yorubás come show your proverbs skills / Igbos come show your proverbs skills (2) (3) (4)

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by dempeople(m): 10:04am On Jun 10, 2011
Ikpuoma atogbuola mu'eeeeeeeeeeeeee      cool


ifyalways:

^I si na owu gini na eme gi?


grin

Nnenne, i maro ihe m ndere? Guo ya ofuma ka imara ihe m ndere. O buru n'icho ka m suo ya na-bekee, gwam nkeoma.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 1:06am On Jun 12, 2011
^A maro m na i bu 'diokpa' sef,erokwa m na i bu onye ofe mmanu na acho ebe o ga aku asiri ma o bu at most onye Igbo uzo.lol

I si na owu gini na ato gi sef?E tinyere curry na maggi there?were ya nwayo ooh.

Ngwa,e jim onu oma ario/aju,kowagodu ilu ahu i turu na mbu.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by dempeople(m): 2:48pm On Jun 12, 2011
@ Ify nwanyi oma,

Mu, Yoruba? ? ? ? shocked  shocked, Keduzi ife Ilo, ehh nwanyioma?

Guo ufodu posts m postugo na forum'a ka I were nwota na m bu nwa afor Igbo.

Maka ilu ahu m turu, guo ya ofuma na I ga-awota ihe m ndere maka na I bu Ada Ndigbo anyi ji eme onu na forum a.  wink
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 8:57am On Jun 14, 2011
^^A gugharigo m ilu gi afu,o dogo m anya.Oge mbu m guru ya bu oge m kwechapulu "oyoyo" n'ime 'holy of holies' so ife nine biazi na agba m zig zag na anya.lolz.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by dempeople(m): 5:06pm On Jun 15, 2011
ifyalways:

^^A gugharigo m ilu gi afu,o dogo m anya.Oge mbu m guru ya bu oge m kwechapulu "oyoyo" n'ime 'holy of holies' so ife nine biazi na agba m zig zag na anya.lolz.

Nwanyioma, i nwero nsogbu. Daalu sohh! Ometakwanu, gi abia na politics section.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 11:15am On Jun 16, 2011
Politics section kwa?*activates asusu Onicha* Okala ndi no ebe afu bu ndi ala,okala na okala nke folu afo bu ndi jelu be ndi ocha agba boi-boi,iwe ife o buna 9ja na ewe fa,ofu okala nke ozo folunu bu isi fa na adi n'uno only once a week.Mba,a na m abata ebe afu agulu soso ngulu.Jisie nu ike ebe afu oh.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by dempeople(m): 10:41pm On Jun 16, 2011
grin grin grin grin grin grin grin

No yawa. A ga m na-abia na section nke omenala a. A na m a-like-ki idi na-abia na ebea ma na-agu ihe gbasara omenala ndi be anyi na, omenala ndi naijiriya.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by AndreUweh(m): 11:12pm On Jun 18, 2011
Anya bewe, imi esokwa ya bewe--As the eye weeps, the nose weeps also. This means that what affects one organ of the body affects another organ of the body also. What affects the Igbo in the west of the Niger equally affects the Igbo east of the Niger.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by AndreUweh(m): 11:01pm On Jun 22, 2011
Aka aja aja na ebute onu mmanu mmanu.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 11:04pm On Jun 22, 2011
Eme ngwa,emehapu odachi
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 3:14pm On Jun 24, 2011
Hmmmm, Igbo kacha nu!

Asi na ahu ihe ka ubi ere oba
The barn is sold off if you found a venture that is bigger than the farm

Biko, onye tua ilu Igbo, ya tugharia ya na bekee maka ndi ozo na amaghi Igbo

Maka ihe nwata amaghi dika ikpu nne ya
What is strange to a child can be likened to his mother's ntanta cool

Ify biko bia na azu ulo
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 5:59pm On Jun 24, 2011
^Azu ulo m di busy,ihe a bu weekend,man must change oil.lol.kedu kedu?Anyi ga-enwe,shine ya eyez.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 8:22am On Jun 25, 2011
^Nne the rate iji enwega guests na azu ulo gi dikwa behuge.
Nsogbu adighi, ka m nwere tally number chere my turn.

Ndi Igbo siri na:
Agu were nchekwube adighi egbu egbu
When there is hope, there is life
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by rubi(f): 4:45pm On Jul 05, 2011
Anaghi ezi nwanne ezi kama ana ezi mmadu ezi ya
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 4:13pm On Jul 06, 2011
E jiri aka ekpe tie nwata ihe,e nwere aka nri guguo ya.
Iwe nwanne a naghi eru na okukpu.

Rubi,ndeewo . kiss
*waves* @ Youngies.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 6:53pm On Jul 06, 2011
*Waves back* @ Ify
Nwata rie awo o ju anu
If a child tastes frog, he will refuse to taste any meat again
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by rubi(f): 4:08pm On Jul 08, 2011
Ify kedu ka imere? kiss kiss

Ana ahu aka oru gi na family section jisie ike ina agbali

@Youngies doro were kwam *waves* mu. Kedu ka imere?

Ilu koro m this days badly
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 4:21pm On Jul 08, 2011
rubi nwanne m nwanyi anyi na adoga wink

Ify kedu maka Tosh nwa mama?
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by echelon(m): 1:53pm On Jul 14, 2011
Daalu nu ndi be anyi.

A si m ka m bia kelee unu.

Ome mma na-emere onwe ya, Ome njo na-emere onwe ya
Whatever measure you give others, same measure shall be returned to you

Echelon
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 12:39pm On Jul 17, 2011
Ndi Igbo ekene!

Biko onye mara oge afo ohuru ndi Igbo ji amalite?
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by deadie(m): 9:20am On Aug 06, 2011
Ihe nwata ji egwu egwu bu ara nne ya, o bughi amu nna ya.
What the kid plays with is the mother's br.east, not his fathers pe.nis  wink

Iti na epu uzo eje akwukwo.
The dumb kid goes to school first. Here is the concept of use. If there is a match between a weak team and a relatively much stronger opponent and the the weak team scores first (say ManU scores first against Barcelona grin), then such usage comes in.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 9:45am On Aug 06, 2011
^^
iti na ebu uzo aga akwukwo
Ilu gi a dika ilu ndi na agba pool cheesy
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by deadie(m): 10:18am On Aug 06, 2011
youngies:

^^ Ilu gi a dika ilu ndi na agba pool cheesy

Nwanne, O bu na izu okwe (Draft) ka m si muta ya. O bu ihe nwannam na ekwu ma m rie ya okwe, so idikwa right grin
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 4:26pm On Aug 06, 2011
O kenekwa.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 4:58pm On Aug 06, 2011
deadie:

Nwanne, O bu na izu okwe (Draft) ka m si muta ya. O bu ihe nwannam na ekwu ma m rie ya okwe, so idikwa right grin
Asikwa m! Adighi m surprise, maka na anyi mara ilu ndi gara uka 10 am cheesy

^^Ify birikwa oo cool
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by deadie(m): 6:31pm On Aug 06, 2011
grin grin grin
youngies:

Asikwa m! Adighi m surprise, maka na anyi mara ilu ndi gara uka 10 am cheesy

^^Ify birikwa oo cool

Chai, nwanne I gbuolem cheesy Dirikwa ndu kara Methuselah smiley
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by youngies(m): 10:23am On Aug 07, 2011
^Iseeeeee!
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by AndreUweh(m): 4:57pm On Aug 07, 2011
Anaghi eji ututu ama njo ahia. (The early hours of the day does not determine the activities of the day).
Ndi Igbo, ya dikwara unu mma.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by rubi(f): 7:35pm On Aug 26, 2011
Ihe Nkita huru n'eti ho ho ho ewu ahuchala ihe ahu n'eti hmmmmmmmmmmmmmmmmmmm

What a woman saw and scream very loud(nature of women) a man has seen the same thing and calm down (nature of men) especially when someone dies
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 8:48pm On Oct 01, 2011
Chei,gini mere threadi anyi?

@Topic,Onye na ekwu,O dika eze ya o na esi-isi.

Meaning,when you complain about almost everything,it should'nt come as a surprise when people start avoiding you.Less is better,always.

Udo chia.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by kasiem(m): 4:09am On Oct 02, 2011
Ekwe onye ekpenta na aka, o chowa oma
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by NRIPRIEST(m): 10:57pm On Oct 04, 2011
ndigbo sili na onye ekwelo ka oha,ebulu ya gafee ama nnaya!

(1) (2) (3) (4) (5) (6) (Reply)

Some Igbo Words That Are Same Meaning With Hebrew / Nigerians In China Celebrate African Cultural Day With Colourful Events(photos) / Nigerian Woman Are More Beautiful Then East Africans

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 37
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.