₦airaland Forum

Welcome, Guest: Join Nairaland / Login / Trending / Recent / New
Stats: 1,403,584 members, 2,226,912 topics. Date: Friday, 31 July 2015 at 04:06 AM

Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) - Culture (5) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) (13380 Views)

Some Nigerian Proverbs – In PIDGIN / Yorubás come show your proverbs skills / Igbos come show your proverbs skills (1) (2) (3) (4)

(0) (1) (2) (3) (4) (5) (Reply) (Go Down)

Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by ifyalways(f): 10:32pm On Dec 22, 2012
Mmiri mara Ugo a sago Ugo ahu.

E zuko ka aha eri udele, a totue ngiga.

1 Like

Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by EzePromoe: 10:43pm On Dec 22, 2012
*subscribing*
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by odumchi: 4:38am On Dec 23, 2012
"Kamavu I ma emejo Ekpe odo gi gbavuo nnaa" - rather than offending Ekpe [authority] and worsening your case, just stay quiet.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by NRIPRIEST(m): 5:43am On Dec 23, 2012
I kicked some a..ss on this thread....

Igbo sili na uzo di mma agaa ya ugbolo abuo...nwayo nwayo bu ije agu!
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by NRIPRIEST(m): 5:51am On Dec 23, 2012
ifyalways: Mmiri mara Ugo a sago Ugo ahu.

E zuko ka aha eri udele, a totue ngiga.

Eeeyi....Agbalu aka na azo ani,onye ji ji ana akonye na ana....gbuo dike,gbuo dike ma mbosi ogu achoba dike....mmili malu ugo na asa ugo aru....soso mba ka ana abalu agu mana onye fulu agu ga agba oso....Nwa si Idenmili kenelu unu rinne....Umu-Igbo ga adilili!
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Nobody: 4:13pm On Dec 24, 2012
no offence but cant we get some translated ones please? smiley
i want to compare them to caribbean proverbs.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by EzePromoe: 6:01pm On Dec 24, 2012
Proverb
Translation
Meaning

Anaghi ano otu ebe ekiri mmanwu
You don't stand at a spot watching a masqurade
Don't expect every responsibility to be easy to handle.



Onye aghugho nwua, onye aghugho elie ya
Cunny man die, cunny man bury am
Whatever one sows in life, he shall reap after death.



Onye na-egbu opi na-ehicha imi
A trumpeter wipes his nose
He who works must rest


N'akuku ka e si aracha ofe di oku
Hot soup is been licked from the side of the pot.
Difficulty are being handled stage by stage.

More coming.......
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by achi4u(m): 2:03pm On Dec 26, 2012
umuigbo ekele m unu o!

ha! threadia ala m n'inyi!

Anyway,

O ka eletacha ka mgbo ji atu enwe n'isi.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by NRIPRIEST(m): 5:42am On Dec 28, 2012
Igbo mma mma nu!
I ma na asili na adi eje be onu gbalu aka okwu.
Abusi gbaa ana omulu ako.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Sealeddeal: 3:14pm On Dec 28, 2012
1) E jide ji n'aka,e were sawa ndị mmụọ okwu.(ọ bụ onye nwee ihe ọ ga-eji mee ihe,o werechetawa maka ihe omume dịịri ya.)
2)Nwatakiri nodebere okenye nso enwetaghi ibegiri ojị,o nweta anụ kpọrọ nkụ.
3)A chọwa ahụ anaghị akọ n'akpa dibịa.
4)Aka kpara eze udele,o kwuo ndị mmụọ chiri ya ọzọ.
5)Aturụ na-aro nrọ ebe o yị akpụkpọ agụ bụ nrọ ọnwụ ya.
6) utara anaghị ada n'ala ghara imetụ aja.
7)Ọ bụ ire ọma ka ejula ji aga n'ogwu.
coolỌkụkọ chiri ụmụ,o chiri ekwurekwu.
9)Okokporo sịrị ka achobara ya nwaanyị nke ta-nke echi,ọ bụ ya na onye bibu kemgbe?
10)Onye ọ nyirị n'ojije,o gaghi anyị ya n'olila.
11)Nwata tichaa akị tufuo mkpume,agụụ guwa ya ọ chọwa mkpume.
12)Nwaanyị na-eche ka dị weta ka di weta mgbe ọ bụla na-etinye ite ọkpọ n'ọkụ.
13)Ụkwa ruo oge ya,ọ daa.
14)Nwa aturụ na-anyule ọdụ ya,ọ sị na ọ na-anyule obi onye nwe ya.
15)Ọkụkọ nọ n'ohịa mana anụ ya agwụla.
16)Onye achọghị ka akpọọ ya ohu emekwala ka ohu.
17)Nkịtị agbara onye iro abughị mmeri.
18)Enwe na-ekwu n'ọdụ ya etoghị eto,dinta were chabiri ya nke dị adị.
19)Ngwere nọkarịa n'agụ(ohịa),ọ ghorọ aghu.
20)Ụtụtụ emeghị ngwangwa,ehihie eburu ya ụzọ.

1 Like

Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by chichi444: 11:13am On May 05, 2013
Ndi Igbo siri na achowa mma-ekwu, ekuo ihe eriri!
ha wee sikwazie nwata na agba egwu usurugada amaghi na egwu usurugada bu egwu ndi mmuo!
Ilu bu mmanu ndi Igbo ji eri okwu! ya mere onye atulu ilu ma kowakwara ya bu ilu, ego eji luta nne ya bu ihe efu!
Onye obula ji ire guo eze ya ogu!
Igbo ndi oma! otua ka oha m n'onu! ndeewo nu!
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by aniiii(f): 8:33pm On May 05, 2013
wan ta na mela a li o wan ta na mela

wan tana me la a li o wan tana mela cool
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Sealeddeal: 8:54pm On May 05, 2013
aniiii: wan ta na mela a li o wan ta na mela

wan tana me la a li o wan tana mela cool
o bu gini bu nkea?
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by odumchi: 8:55pm On May 05, 2013
Sealeddeal: o bu gini bu nkea?

Ihe ahu yiri asusu ndi Awusa.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Princeparix(m): 6:24pm On Sep 08, 2014
Mmadu o nokwa ya o? Maka anaghi eji amu ogologo akuja akwuna.
Re: Igbos come show your proverbs skills - (Part 2) by Veacon: 11:58am On Jun 02
Please can anyone help me with the following proverbs translation from English to Igbo

1. “When the music stops, a deaf person continues to dance.”
2. “Look for the lizard when he is on open ground before he enters the tall grass.”
3. No one gets a mouthful of food by picking between another person's teeth
4. A bad habit that lasts more than a year may turn into a custom.”
5. “A servant serves a king, he serves the king well; a servant serves two kings, he is true to one.”
6. “All you can tell about a big belly is that the owner has had a lot to eat, not what he had to eat.”
7. “Bump-thump-scratch. It's all on a big man's skin.”
8. “A man who shoots his arrows as he makes them does not realize when he has shot a whole sheaf.”
9. “Man must always be happy in order to perform well.”
10. “The knife can be worn down, but it will not be blunt.”
11. “If you ask a woman for a favour and you ask and ask again she may say yes and grant you your request.”
12. “The eyes that see a spirit will die.”
13. “A slave boy is blamed no matter what he does: If he does not wash his hands, he is accused of being dirty. If he washes his hands, he is accused of wasting water.”
14. “A person who uses the world as his carrying pad will find himself carrying his load on his bare head.”
15. “Criticism of the brave is behind their back.”
16. “The lizard says that he knows the condition of his underbelly. This is the reason he has it pressed against the ground.”
17. “When a poor man gets a little money, his thoughts go off in ten different directions.”
18. “The wealth of a child causes him to become a respected person."
19. “At whatever age a child gets a problem, at the same age she has to shoulder the responsibility.”
20. “A person who arrives at a feast when the cooked meat is being pulled out of the pot does not know what was endured by others to catch and cook it.
21. “The rabbit bores its hole in the night but in the morning the hole will be seen.
22. “If a deceitful person buries himself, one of his arms will stick out.”
23. “You may be clever but you can never lose your shadow.”
24. “A person can never run so fast as to run away from his backside.”
25. “You cannot bury smoke in the ground.”
26. “Stream said that it is because it has nobody to direct it that... it goes in a zigzag way.”
27. “The rainy season does not please the sky.”
28. One does not hide a corpse from the land.”
29. “The thing that the hawk ate returns to the vulture's stomach.
30. “Ignorance is a sickness.”
31. “The chicken pecks a thing to death before eating.”[/color]

Thanks

(0) (1) (2) (3) (4) (5) (Reply)

~~~~Blacks Of The New World~Trace Their Blood~~~~ / Ancient African Mathematics / Would You Marry An Osu?

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (0) (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2015 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 60
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.