Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,839 members, 7,820,924 topics. Date: Wednesday, 08 May 2024 at 03:22 AM

Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language - Culture - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language (22265 Views)

The 10 Most Famous Cults In United States History / Chaii,, Otu Agugbuelem. / Igbo Language And Nigerian Pidgin (2) (3) (4)

(1) (Reply) (Go Down)

Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by AndreUweh(m): 3:16pm On Mar 10, 2012
N'ulo akwukwo mahadum, ha na-enwekwa otu nke ha ga-eji na-enwe obi oma, na anorikwa oge dika Sigma klob, rotari klob nakwa ndi ozo. Ha nwekwara otu a na-akpo Paireets. Otu onye n'ime ndi hiwere Paireets n'ulo akwukwo Mahadum na Naijiria bu okammuta Wole Shoyinka. Mgbe ha hiwere ya, ha ji ya aru ezi oru. O dighi ihe ojoo obula ha ji ya eme.
Mana kemgbe 1971, umu akwukwo Mahadum wee tugharia otu Paireets ka o ghoo otu ojoo ha ji aru aruru ala di iche iche. Ha si n'otu Paireets a wee kewaputasia otu ojoo ozo dika Bukaniias, Vayakins, blaak kats, black bereeti na ndi ozo. Otu ndi a na-akpa ike ojoo n'ulo akwukwo Mahadum.
A nam-anukwa na ufodu otu ndi a abatala n'ufodu ulo akwukwo sekondiri.
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by AndreUweh(m): 3:17pm On Mar 10, 2012
Igbo ndi oma, biko bia nu kowaa ihe i ma banyere otu nzuzo na Mahadum. Oru ha na aru na ihe ndi ozo.

1 Like

Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by ifyalways(f): 3:40pm On Mar 10, 2012
When we discuss issues like this in Igbo,who are our target audience ?

Echekwa m n'isi okwu anyi wu otu nzuzo na ala Igbo?Dede Andrew ihe dere gbadoro ukwu na Mahadum.

Anyi e nwere otu nzuzo n'ala Igbo?Biko onye ma,kowara m.
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by AndreUweh(m): 6:26pm On Mar 10, 2012
ifyalways:

When we discuss issues like this in Igbo,who are our target audience ?

Echekwa m n'isi okwu anyi wu otu nzuzo na ala Igbo?Dede Andrew ihe dere gbadoro ukwu na Mahadum.

Anyi e nwere otu nzuzo n'ala Igbo?Biko onye ma,kowara m.
Target: UmuIgbo no na Mahadum makwa ndi nke na akwado ibanye Mahadum.
Otu nzuzo juputakwara ebe obula. Mana ka anyi leeba anya na ndi nke no na Mahadum. Anukwaram na ha abatawo na ulo akwukwo secondarii.
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by AndreUweh(m): 6:33pm On Mar 10, 2012
Otu nzuzo no n'ulo akwukwo na aru oru ojoo dika iji na egbusi onwe ha.
Igbo m ji eme onu, bia dee maka otu nzuzo na oru ojoo otu nzuzo na aru n'ulo akwukwo.
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by Rapmoney(m): 2:56pm On May 10, 2012
Nwanne eziokwu ka ikwuru...ihe otu nzuzo na eme ka umu akwukwo di na mahadum na eme ihe iberibe.
Kedu kwanuu nke bu Nna gi na Nne gi na gba mbo i di sure na e gara akwukwo ka e bara onwe gi uru,
e na ebu egbe na akpa! Ihe ka na atu'm egwu o!
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by Ptolomeus(m): 7:47pm On May 10, 2012
I was taught, that when a cult is secret, the cult is not discussed publicly. No matter what language is made.
Discuss it in private does not Igbo.
But times change, customs too (we hopefully for good).
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by AndreUweh(m): 7:57pm On May 10, 2012
Ptolomeus: I was taught, that when a cult is secret, the cult is not discussed publicly. No matter what language is made.
Discuss it in private does not Igbo.
But times change, customs too (we hopefully for good).
This thread is not about society's occultic organisations, but about campus cults in our nation's institutes of higher learning.
It is Igbo and Ndigbo. It is about promoting Igbo language as well as educating Ndigbo about this campus groups. It is :OTU NZUZO N'ULO AKWUKWO.
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by Ptolomeus(m): 9:08pm On May 10, 2012
Thank you for your kind response.
I hope not interpreted aggression on my part because it was not my intention.
Best wishes!
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by AndreUweh(m): 10:25am On Aug 13, 2012
Ndi oma noo ebea, kedu udi otu nzuzo unu mara? Deputa ma kowaa.
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by odumchi: 6:21am On Aug 14, 2012
Otu nzuzo nke ndi mahadum juru eju na ala Bekee. Otutu ha na enyere mmadu aka inweta oru, kama ufodu ha na eme omume ndi amusi.

O nwere mgbe m nuru na ndi otu nzuzo nke ndi mahadum gburu mmadu na okporo-uzo na Enugu.
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by ifyalways(f): 8:17am On Aug 14, 2012
Eso m na otu nzuzo "keggites" Oge m no n'ulo akwukwo.

Ha anaghi enye nsogbu ma o bu gbuo nmadu.o bu otu nzuzo ndi nmai. Lol

Ha na-enyere onwe ha aka na i chota oru na ihe ndi ozo.
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by AndreUweh(m): 12:47pm On Aug 14, 2012
ifyalways: Eso m na otu nzuzo "keggites" Oge m no n'ulo akwukwo.

Ha anaghi enye nsogbu ma o bu gbuo nmadu.o bu otu nzuzo ndi nmai. Lol

Ha na-enyere onwe ha aka na i chota oru na ihe ndi ozo.
Otu Keggites amaka. Anaghi eweha dika otu nzuzo. Ha anaghi eme na nzuzo.
Gbaratu egwu ndi keggites ebea.

https://www.youtube.com/watch?v=dDByKeEWODs
Re: Otu Nzuzo: A Discussion Of Secret Cults In Igbo Language by Antivirus92(m): 11:05am On Aug 24, 2012
ifyalways: Eso m na otu nzuzo "keggites" Oge m no n'ulo akwukwo.

Ha anaghi enye nsogbu ma o bu gbuo nmadu.o bu otu nzuzo ndi nmai. Lol

Ha na-enyere onwe ha aka na i chota oru na ihe ndi ozo.
otu keggite abughi ajo otu nzuzo. Oburu na ichoro ima ajo otu nzuzo bia na m no ya!

(1) (Reply)

Blood Disease ( Kokoro Inu Eje) / Oba Of Bénin's Curse Is Scaring Traffickers Away from the Illicit Trade- Reuters / The Story About River Owan In Uhonmora, Edo State

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 21
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.