Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,159,591 members, 7,840,413 topics. Date: Sunday, 26 May 2024 at 01:34 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (346) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (473059 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (343) (344) (345) (346) (347) (348) (349) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:32am On Jul 27, 2007
Ikomism presido na ekele, nda kwanu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 11:28am On Jul 27, 2007
monshege:

Dedicated to umu asa nile juru na ogbako ohaneze ndi igbo; nnenne nke m (ada igbo nile, nne papa ya, the only nne nne na enye m obi anuri ebea), babyO, GC(tax collector), tasia (God don chop my heart), ma blue's clues so kwa sef, umu asa over to you

http://www.yousendit.com/transfer.php?action=download&ufid=C2622979636D4101

http://www.yousendit.com/transfer.php?action=download&ufid=08D8274F3C91767A

as for oko okporo nile juru ebea, oko okporo nile bu owuwa. aga m e sendi nke unu later, mana o buru na onwere onye choro i join ndi asa, then egwu nke a bu kwa for you too cheesy

http://www.yousendit.com/transfer.php?action=download&ufid=38D583B30463EE42
chei monshege agbakaaa la m cheesy chineke meee cheesy cheesy monsh ana m eweliri gi aka elu. cheesy haba cheesy
monsh for president cheesy cheesy chei!!!!!!!!!!!!
adaku adanma. . . .ofe owerri m shiri, o mila y'aka grin ofe owerri m shiri, ogbaala uka grin grin chineke. lekwe musiki grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:48am On Jul 27, 2007
toshmann:

adaku adanma. . . .ofe owerri m shiri, o mila y'aka grin ofe owerri m shiri, ogbaala uka grin grin chineke. lekwe musiki grin

Yeah I don't really like the way Adaku Adanma siri na amaya ofe mu aka, and eating all the oporoko. lol

Adaku Adanma stop it!!!!!!!!!!! Akpo kwanu ihe nka what. lol

GC i hope this music is not all about u. Cos imayara ofe mu aka, and u sure ate some oporoko. lol.  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:53am On Jul 27, 2007
presido1:

Ikomism presido na ekele, nda kwanu.

Hi dude, ke otu imere. heyheyhey. Ichangiala colour.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:03pm On Jul 27, 2007
@Tasiana

Ida na aga kwa ilu ogu over u ooohhhhh. heyheyheyheyheyheyhey.

Tasi ime anyi akpaa ngwa gi there attitude one after the other. Some of them di nma some of them wu ummmm uuummm.
If u know what I mean.

Toshman awugi madi, story has it that his last wife na owu agou churu the lady. So be careful, the other guy, kam kwuchie onu. I guess u can read my lips. lol.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 12:10pm On Jul 27, 2007
Ngwere nile makpu amakpu onweghi onye ma nke afo na alu
biko umunne na umuna zobe nu m.

igbo ya gazie nu.

ikomi hi dear.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:14pm On Jul 27, 2007
tasiana:

ikomi hi dear.

Awwwwww. Good good am aight. U?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 12:22pm On Jul 27, 2007
am good dearie.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:35pm On Jul 27, 2007
presido1:

Onye akpa kwala nwa agu aka na odu ma odi ndu ma onwuru anwu, na just last night ka akuziri m nke ahu as u know now, onwe kwere n nke i na amaghi. because of that i will restore you to your former ministry(4 umuasa) as onye nke ya.

and if you don't mind please ban toshmann from this country(thread), he's a threat to national security

tasi kedu kwanu? ikomism kedu ije?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 12:37pm On Jul 27, 2007
Adim mma dear.gi kwanu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:39pm On Jul 27, 2007
very very fine ada oma!! kedu ka esi aru tata?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 12:47pm On Jul 27, 2007
ana eme.i bless God.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:51pm On Jul 27, 2007
Ikomi:

Toshman awugi madi, story has it that his last wife na owu agou churu the lady. So be careful, the other guy, kam kwuchie onu. I guess u can read my lips. lol.

ndi iro m embarassed embarassed embarassed

romeo:

and if you don't mind please ban toshmann from this country(thread), he's a threat to national security

ndi iro m agbaala plural embarassed embarassed embarassed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by crazyp(f): 3:03pm On Jul 27, 2007
*peeps in,*

dalu unu oo, unu ne wete kwa owe unu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:06pm On Jul 27, 2007
@tasiana
kedu udi photo i gara tinye na profile-u gi?
biko wepu ihe a yichara umuagbara jare. tinyere anyi asa photo n'ese okwu k'anyi lere angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 3:36pm On Jul 27, 2007
Olorun majeari no konga! lipsrsealed
ikomi biko nyerem aka,ana m asu amaghim ede. knw u'll understand.
Hi crazy,nke a bu anya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:43pm On Jul 27, 2007
tasiana:

Olorun majeari no konga! lipsrsealed
ikomi biko nyerem aka,ana m asu amaghim ede. knw u'll understand.
Hi crazy,nke a bu anya?
tasty tasi, what language ka i na asu ihe a? imaghi igbo gi ede nu ya na bekee? cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 3:47pm On Jul 27, 2007
toshman biko hapu m aka.i guo post m i mara na anaghi acho okwu and ike okwu adikwanu ghim.
mana i kpo m tasty ozo,agam agwa gi ihe m jiri buru nwanne Ikemba Nnewi!Aha m bu Chukwuatasianamobi,tasiana for short not tasty or whatever! hissessssssssssssssssss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 3:52pm On Jul 27, 2007
sister tas,o gini?
odikwa na nma?
nke anunwa i n'eme ka ichoro igbu mmadu
kedu onye kpasuru gi iwe?

k'obu mrs monthly anyi n'abia?
aghotara m
mgbe ufodu o nadi m ka m kpogide ndi mmadu n'obe ma oge ya bia grin
see what eve caused!!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 3:57pm On Jul 27, 2007
tasiana:

i guo post m i mara na anaghi acho okwu and ike okwu adikwanu ghim.

ya mere m ji hugi n'anya cheesy

tasiana:

Chukwuatasianamobi,tasiana for short not tasty or whatever! hissessssssssssssssssss

hewu, uto nwa cheesy imaghi na chukwu nwere ike jiri gi tasia toshmann obi. cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by crazyp(f): 4:38pm On Jul 27, 2007
tasiana:

Olorun majeari no konga! lipsrsealed
ikomi biko nyerem aka,ana m asu amaghim ede. knw u'll understand.
Hi crazy,nke a bu anya?


nwannem, mgbaghari ekwe gi madu bia ruo nso
ole otu idi?

toshmann:

ya mere m ji hugi n'anya cheesy

hewu, uto nwa cheesy [b]imaghi na chukwu nwere ike jiri gi tasia toshmann obi. cheesy :[/b]D


biko, gbahara toshmann, omagi na iwere obi oku grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 5:04pm On Jul 27, 2007
babyosisi:

sister tas,o gini?
odikwa na nma?
nke anunwa i n'eme ka ichoro igbu mmadu
kedu onye kpasuru gi iwe?

k'obu mrs monthly anyi n'abia?
aghotara m
mgbe ufodu o nadi m ka m kpogide ndi mmadu n'obe ma oge ya bia grin
see what eve caused!!
o di na mma nwannem,O Behind man ko toshman choro i chiputam okpa na ama,o na akpo m tasty abu m spice?Onweghi eve cause na nke ,rather o Adam sad
crazyp:

nwannem, mgbaghari ekwe gi madu bia ruo nso
ole otu idi?

biko, gbahara toshmann, omagi na iwere obi oku grin grin




am aight dear.and toshman is forgiven.if only he knew. undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by tasiana(m): 5:13pm On Jul 27, 2007
toshmann:



hewu, uto nwa cheesy imaghi na chukwu nwere ike jiri gi tasia toshmann obi. cheesy cheesy

Toshman biko nu,mama mu bu onye ehime mbano so mu na gi bukwanu nwanne.Biko zobenu m oh.biko wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 6:26pm On Jul 27, 2007
hmmmmm lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed lipsrsealed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:13pm On Jul 27, 2007
Quote from: romeo on Today at 12:35:24 PM
and if you don't mind please ban toshmann from this country(thread), he's a threat to national security
heading to sapele now for Federal Executive Council meeting, anyi ga etinye okwu tosh onu ma mbata. Tosh your end is getting nearer. Complani adi go too much.Tasi na ede na anyi kwu gi na azu nke i na ede teghi romeo ga akuziri gi but be watchful.
Ya ga zie nu umu Igbo ma chetakwa nu emume iri ji abia go nso.

Kam bia kwa nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by monshege: 10:00pm On Jul 27, 2007
Ikomi, egwu di ooo. nke a i justuru gwa m ho ha na i bu onye iro, anaghi eweta part 2 udi nke a. oka kwa mma otu a i siri gwa m ya now, i wee dekwa ya na capital letter. echere m na mu na gi kwu ma na afugo m na i bu proper isi agbo ncha. sad
Ikocrazy ma i choro ma i choghi, akwu m gi na azu ruo echi. cheesy

babyosisi:

sister tas,o gini?
odikwa na nma?
nke anunwa i n'eme ka ichoro igbu mmadu
kedu onye kpasuru gi iwe?

k'obu mrs monthly anyi n'abia?
aghotara m
mgbe ufodu o nadi m ka m kpogide ndi mmadu n'obe ma oge ya bia ;[/b]D
see what eve caused!!
umunwanyi! babyO imeela for that information, now i know when to go on exile na ulo. wink

presido1:

[b]heading to sapele now for Federal Executive Council meeting, anyi ga etinye okwu tosh onu ma mbata. Tosh your end is getting nearer. Complani adi go too much
.Tasi na ede na anyi kwu gi na azu nke i na ede teghi romeo ga akuziri gi but be watchful.
Ya ga zie nu umu Igbo ma chetakwa nu emume iri ji abia go nso.

Kam bia kwa nu.
hahahaha nwa a i di egwu.

umuigbo ekelekwa m unu ooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:07pm On Jul 27, 2007
presido1:

heading to sapele now for Federal Executive Council meeting, anyi ga etinye okwu tosh onu ma mbata. Tosh your end is getting nearer.

ndi iro agbaala plural o. egwu dikwa. ujo dikwa ebe a. ndi iro agbaala m gburu gburu embarassed cry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:11pm On Jul 27, 2007
presido biko alikiriom ji!! alikirim ede grin grin grin and for the sake of national unity and progress anyi ga eme oriri ede wink wink

umuigbo, untill sunday evening, i am going to Moncloa tomorrow and i'll be back on sunday


toshmann:

ndi iro agbaala plural o. egwu dikwa. ujo dikwa ebe a. ndi iro agbaala m gburu gburu embarassed cry

grin grin grin grin grin grin grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:16pm On Jul 27, 2007
safe journey o. jirikwa condom na aga weekendia. maka adighi ama ama
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:25pm On Jul 27, 2007
toshmann:

safe journey o. jirikwa condom na aga weekendia. maka adighi ama ama

hahaha poor you!! ichoro iku m oru? why condom? iche na m di ka gi? biko anugo m nwanyi muta nwa nwanyi na ato uto grin grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uche2nna(m): 10:27pm On Jul 27, 2007
Na wa oooooo!!!!! Much ado about tasiana!!!!



I nominate myself to referee  this match between toshmna and,,,, and,,,,  undecided   looks like there is no competition  undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 10:33pm On Jul 27, 2007
Uche2nna:

Na wa oooooo!!!!! Much ado about tasiana!!!!



I nominate myself to referee this match between toshmna and,,,, and,,,, undecided looks like there is no competition undecided

hmm has dicho mucho ado sobre tasiana??

toshmann and toshmann

(1) (2) (3) ... (343) (344) (345) (346) (347) (348) (349) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 39
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.