Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,165,563 members, 7,861,665 topics. Date: Saturday, 15 June 2024 at 04:39 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (424) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (475379 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (421) (422) (423) (424) (425) (426) (427) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by latent(m): 10:06pm On Dec 23, 2007
@presido

ogwula nani ukwube ka ima na nkwerre. i wukwa nu onye ebe
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:13pm On Dec 23, 2007
abughi m onye nkwerre mana ama m ndi nkwerre welu welu. Abu m onye orlu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by latent(m): 10:29pm On Dec 23, 2007
@ presido

orlu di nu nso. iwu nu nwa afo kara aka. nde wo. merry christmas in advance. kedi kwanu ihe ana eme nu. i no east ko obu obodo oyibo. anyi nwa no na studio na eme finishing touches to egwu i choro e release 2008. the first single bu 'can u smell my money". iwe na ewe anyi so kai gwazia uwa otu osi di anyi no obi.
i cho kwa m post ra gi lyrics ya ebe, maybe mee upload the song somewhere nye gi link ya.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:47pm On Dec 23, 2007
o dikwa egwu.
latent onye nkweere?
a mam some folks from nkwere,ndi ama oji hope i got it well ? a makwa m one babe there too,nwanne ya nwoke meturu ego aka before.a maghikwa m for now.bugdet bu afa ya.

pres o nwere ihe na eme gi na uburu ?so i so na ndi ala bu otu? as am typing this,a nam eri nri nnem ochie siri now.o na agu gi tongue and moreover faky som were lota,we are just having fun d village way. cool

ndi igbo gudevening.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by latent(m): 10:50pm On Dec 23, 2007
@ifyalways

kedi ihe iji si odikwa egwu. amagim onye budjet bu, agaru be m nkwerre kamgbe 5 yrs. onye ebe ka ibu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:53pm On Dec 23, 2007
lol nepa odi na arochukwu? abi na finga battery ka iji na apower computer gi?
Gi ka nnegi oche siri?
Onwere onye siri lem nke nna eri na xmas a hope na ima onye obu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:01pm On Dec 23, 2007
latent:

@ifyalways

kedi ihe iji si odikwa egwu. amagim onye budjet bu, agaru be m nkwerre kamgbe 5 years. onye ebe ka ibu
nna o bughi gi ka m na agwa.o bu azu no na ofe m ka m na agwa.d azu d too much and sweet. kiss
gini mere na i gabeghi nkwere kemgbe 5 yrs?o dighikwa nma ooo.i maghi onye budget bu?ok ima nwa oji ego ma o bu nasa holdings?ha bucha ndi nkwere.nkwere dikwa nma sha.

presido i che na aroGod dika orlu?ihe zoro unu bu achike udenwa,if not o nweghi for una.infact iwe ka dim na obi ihe mere o jiri buru teaching hospital ga n'ime village dika orlu.oku letric unu e weghi,uzo unu e weghi.ihe juru na orlu a gwula ndi lega chemist,panadol na paracetamol. :Phow you dey sha?o nweghi onye ziri gi ozi o bula kwusi i hori onwe gi.errrrrrrrrrrrrrrrrrrrrrr kedu maka swtnsoflyy ?kelere m ya. cheesy cheesy cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:08pm On Dec 23, 2007
ok odika ndi arochukwu na abia orlu azu panadol? chei suffa no good. all the way from arochukwu in search of simple pain killer in orlu. pele nu.
for ur info nasa holdings agighi ego, obughi onye mee wuru wuru zuta ofu jeep ma obu abuo ya aza onye ji ego.
So kee kwa nu ihe i na eri, eji kwa ogiri sie ya?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:15pm On Dec 23, 2007
cheesy cheesy ala aro eeeeeeeeeeeeeh so presido i ma nasa holdings shocked shocked shocked shocked
nwanne ya nwanyi bu my friend.
am surprised na nwoke nkwere a maghi ya cos then,he was all over wink i makwa ndi anyi bu to the highest.

pres buko a choro m i ga egwu onwa now.dont worry me.after that mu na faky ga aga gere akuko ifo na village square tongue.

ala bu otu eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 11:20pm On Dec 23, 2007
a nam eri akidi na ukwa cheesy cheesy cheesy cheesy grin grin grin
m ga eji ji mmiri oku dalikwatei ya. cool

hehe ala bu otu eeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeh
faky,faketan,the sole possessor of magic fingers,oma eme m d thing,sweeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeti,cum over fast. wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:21pm On Dec 23, 2007
well ihe mere nu bu i maghi onye pre bu, ga egwu onwa mana ekwe kwala ka ha tinye aka na obante gi.
ndi aro bu kwa ndi aruru ala, chinaeke tiri ha nile mbo nike.
Ka chi foo and marry xmas.
si nne gi oche na president of Nigeria na ekele ya.

when you fishish akidi you start you farting like no man business
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by latent(m): 11:30pm On Dec 23, 2007
amam nasa na lagos. presido nasa bu onye nku kara aka. nne e di sure na obu azu ka i na ata ka enwe ihe odo ina ami.  i gawa kwa egwu onwa were kwa ya nwayo, umaka ike di na ahu nakwa agaghari.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:33pm On Dec 23, 2007
nasa bu onye war!!!!! latent kee ebe ibi na eko?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by latent(m): 11:36pm On Dec 23, 2007
lekki
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:47pm On Dec 23, 2007
kachi foo nu latent na ifyfake
anyi ga ahu echi site na ike nke chinaeke God.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by latent(m): 11:54pm On Dec 23, 2007
okay ka chi fo. ify oru beghi mgbe iji ehi ura.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 12:09am On Dec 24, 2007
ka chi foo too.
ya gazie kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 1:47am On Dec 24, 2007
I've been avoiding this thread because I can't speak Igbo. Bows head in shame embarassed embarassed. Anyway I'm from Anambra State, Awka to be precise.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:08pm On Dec 24, 2007
ama m na onweghi onye ga like m ebe a now. but ka m gwa unu nile, dafur, nnenne,ify et al na ndi nile biara na thread nke umunwoke vs umu nwanyi, eji m iwe buso umu nwanyi agha maka otu ha si wee na emetosi umunwoke.

otu ahu ka m ga esi buso onye obula metosiri ndi igbo agha ebe obula m no.

ka m kelee unu, si unu ekeresimesi oma nu
otele n'ekele unu. otele alabago be ya, jisienu ike.
otele bu onye udo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 5:00pm On Dec 24, 2007
umunne lee, kedu ebe unu gara eeeee undecided

una still de vex haba. merry xmas eeeee. bikonu chefuo ihe gara aga sad
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:37pm On Dec 24, 2007
Otele ele etu Imere?

Ify ekene obi uto mbosi omumu gi. Tata bu mbosi omumu gi. O ga-adiri gi na mma.
Umu nne m niile, ekeresimesi oma nu
Ifyalways, achalu ugo m, ugegbe m ji ahu uzo, iko oma, ugo umuigbo, m cheta gi obi a na-eme m polina polina.
Toshmann de tosh ima na mu na gi adika
Nwando
Nnenneigbo
Romeo
Presido
Ghettochyk
fesse
Ikomium(kedu maka ada sadam?)
dafur
Otele
Latent. . . dirigawazie
Ka ihe akuaku na ihe enwenwe zute unu dum ka si n'aro na-abanye aro ohuru.
Umuigbo onwere ebe ibere akwa n'aro a, ya soor aro a laa. Ebe niile Ichiri ochi, ya soro gi gafere aro ohuru. Ka chukwu(ezechitoke abia ama, ma oburu ndi nsukka) mejuo nke foduru ma duba anyi n'aro ohuru nke juputara na udo na anuri.

Tosh,
I ga-achuta nwanyi etu obula I choro,
I gaghi ebuta oya obiri n'aja ocha
nke ka nke bu na I ga-alu ofu nime ha--iseeeeeeeeee
Tosh, condom agaghi ako gi ako
Oru I ga-eji ya aru ga-ejukwa eju batra abara
Nke na o gaghizi aba uru gi nwa ije na city center
Ka ofo soro ibe ya reeeeeeeeeeeee
Iseeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:51pm On Dec 24, 2007
Igbo bu Igbo, okenekwaa. Nke onye chili, ya zelu. Merry Xmas and Happy NewYear 2 Y'all + keep outta trouble so you can still celebrate 2008 xmas maka na a si na Anu gbana taa, echi bu nta. Nodunu juu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:33pm On Dec 24, 2007
faky thank you. kiss kiss kiss kiss kiss kiss
still water o na i maghi agu igbo ka o bu na i naghi anu igbo at all?o buru na i na anu igbo mana i maghi agu ma obu ede ya,with time on this thread ,i ga amuta.ekeresimesi oma.
otele d otele mbanuu,iwe nwanne a naghi eru na okpukpu,you are welcome dearie,ekeresimesi oma too.
pres one love.
infact onye o bula,ya gaziere anyi and may we all live with onu,udo na ifunanya in the fast appraoching afo ohuru.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 6:37pm On Dec 24, 2007
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uzzyan: 4:22am On Dec 25, 2007
Ka m buru onye izizi ga asi unu Ekeresimesi nke oma na ubochi taa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 1:24pm On Dec 25, 2007
ekeresimesi oma nuoooooooooooo

ka m soro gi n'azu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:07pm On Dec 25, 2007
happy birthday jesus.
umu igbo ekeresimesi oma ooooooooooooooooooo kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Uzzyan: 9:02pm On Dec 25, 2007
Igbo ndi igbo gini ka unu ga-enye m echi bu mbochi anyi ga-enye ibe anyi ihe anyi gotere ha
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:16pm On Dec 25, 2007
A ga m enye gi Presido. Werechaa nnu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 9:27pm On Dec 25, 2007
Uzzyan:

Igbo ndi igbo gini ka unu ga-enye m echi bu mbochi anyi ga-enye ibe anyi ihe anyi gotere ha
a gam enye gi igodo obi niceuzor tongue
ekeresimesi oma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by amsky(m): 10:11pm On Dec 25, 2007
igbo kwenu!!!! rie nu!!!!! kwezuo nu ooooooooooooooo!!!!!!!!!!!!!!! i'm so proud to be from amaigbo,imo state.umu nne m n'umu nna m,ka afo a n'abia wuru afo anuri,anyi g'ahu ihe g'eme anyi kpoo isi n'ala si Chukwu i meela---n'aha onye nwe anyi, amen. wink wink wink wink
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:29pm On Dec 25, 2007
amsky nwa amaigbo ole ebe i si na amaigbo ?
ndewoooo.
ole maka ndi amaigbo?pal na bursar?
amaigbo amaka.
ala igbo amaka.
ekresimesi oma to you dear. kiss

(1) (2) (3) ... (421) (422) (423) (424) (425) (426) (427) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 74
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.