Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,162,066 members, 7,849,312 topics. Date: Monday, 03 June 2024 at 06:23 PM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (427) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (473839 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (424) (425) (426) (427) (428) (429) (430) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 5:05pm On Jan 01, 2008
oziomatv:

AFO OMA NU
NDU NWOKE NDU NWANYI
ONYE BIRI IBE YA BIRI
NDU MMIRI NDU AZU
MMIRI ATANA AZU ANWUNA
ANAM AGORO ONYE OBULA OFO OGOLOGO NDU NA ARU ISIKE
IGBO WU IGBO, OGARA MBA KARA MBA. NKE ONYE NE ME KA OGAZIERE YA.>
ONYE SI IGBO AGA IBI YA SORO OKUKO NA KPUO URA.
UMU ADA ZION UNU GA NA DI.
IGBO MMA MMA NU.
NDU BIAFRA NDU NDI IGBO.
OZIOMATV
[/color][color=#990000][/color][color=#990000][color=#990000][/color]
iseeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 6:08pm On Jan 01, 2008
Iseeeeeee!
Ya me ooo

Afo ohuru oma dinyere unu niile. Ekpere anyi bu ka afo 2008 ka 2007 mma

Now 2008 is a leap year & cos of that, y'all will take a quantum LEAP in all facets of your life. One Love
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by chisomness(f): 7:58pm On Jan 01, 2008
Igbo bu Igbo ekene dili kwa unu ncha ooo and may this year be a wonderful one for all kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:26pm On Jan 01, 2008
Chisom,
ekene obi uto aro ohuru.
Happy new year.

Nnooooooooo
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by fesse(f): 8:04am On Jan 02, 2008
Umu igbo ndi jiri biri!!!
WISHING ALL OF US A BRIGHT HAPPY NEW YEAR.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:24pm On Jan 02, 2008
happy new year onye o bula.
fesse ole otu iri?a biara m mbano na ekeresimesi mana a hughim gi tongue i gara be tosh?
jezzy hapi new year.
presido without aso rock,hapi new year.
uncle ikomi,hapi new year.
romanaus,hapi new year.
nwando,hapi new year.
toshman,hapi new year.no more condoms,no more akwula,buko.
ken,hapi new year.
GC hapi new year.am missing you here.
nnenneigbo,hapi new year.its gonna be gud this year. wink
akara hapi new year.agege ka eru onye o bula aka.
otele,hapi new year.no more uncontrolled ahuru.
jenni hapi new year.
scambater hapi new year.udo do na ivory coast. tongue
uzzyan hapi new year.o ga adi nma.
stillwater hapi new year baby.stay safe. kiss
echelon hapi new year.more ilus from your ranch. cheesy
youngies hapi new year.keep traslating it for moi. wink

hmmmmm faky, kiss kiss kiss kiss a maghim ihe m ga ekwugodu. kiss kiss kiss kiss kiss hapi hapi hapi newwwwwww year.lol.

afo oma for anyi niile.
ngozi,ogologo ndu,ahu ike,aka nchawa,oganiru na ifeomaaaaaaaaaaaaaaaa always. kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 1:21am On Jan 03, 2008
umuigbo hapu new year cheesy
enwere akuko m ga ako . . . . . [size=28pt]koho. . . koho. . . koho[/size]. . . . . . .ewo, ukwara n'akwa m. . .
[size=28pt]koho . . . kuhu. . . . koho[/size]. . . . chi m ooo, kedu onye nyere ukwara nke a

chei, onye ka m susuru onu n'ekeresimesi a . . . . .
[size=28pt]koho. . . kuhu[/size]. . . .faketan i nakwaya e .
[size=24pt]e.[/size] .[size=26pt] e. [/size] .[size=28pt] .e. . .etihiem[/size] . . . . chei, oyi abiala nke ya
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by nnenneigbo(f): 5:10am On Jan 03, 2008
happy new year to to everyone.

Romeo, i heard you've been hooked up? hmmm to who i ask, tell all Romeo. gwam bikozia, eh bikozianu cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 11:47am On Jan 03, 2008
nnenneigbo:

happy new year to to everyone.

Romeo, i heard you've been hooked up? hmmm to who i ask, tell all Romeo. gwam bikozia, eh bikozianu cheesy



Koho koho kohoooooooooo na o buru kwa tosh grin grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 12:05pm On Jan 03, 2008
BREAKING NEWS(Ka osi ada taa) Igbo radio, Europe
ROMEO HOOKED, AKA AKPARALA ROMEO

Ozi si mba ofesi eruta anyi aka na-akowa na akparala nwamadi anyi mara nke oma bu Romeo. O bu ka olara ulo ekeresimesi ka otu nwada bu apu n'anwu biara metu ya n'obi, were udo kechikoo ya owee buru na o daliquatia  ma o buru ndi oyibo.

Ka o di ugbua, Romeo esila n'ogbara ndi okokporo banye na ogbara ndi aka ji eji. O wee buru ihe anuri umuigbo.
Onye ofodur ugbua bu Mazi Tosh, anu a na-agba egbe O na-acho Condom,
ichoo ya ma inwetaghi ya, jee na nke ndi ashawo, I ga-enweta ya.
Tosh ihe nwoke ruru ogo ya abughi usa.

Igbo bu igbo, ogwula ka o ha m n'onu.
Oko akuko bu Mazi faKetan, ka emesia
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 12:49pm On Jan 03, 2008
Hmmm,

Faketan akuko gi a di kwa mma. O bu udi akuko a na-adi m uto na nti.

Umuada igbo bia kparakwa ndi okpokoro foduru ka Igbo na-amuba!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 3:29pm On Jan 03, 2008
Maazi Echelon

Ndeewoo. Ya gazieeeeeee
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 3:47pm On Jan 03, 2008
ohaneze ekele m.
romanus ihe oma mere na ulo gi.ekele diri olisa.
toshmann.a gi makwa udiri ukwara kwaga gi.
papa pres,ekele m ozo.
darfur hmmmmn o nwebeghi onye nuru nkpotu gi na afo a.udo a dikwa?
uncle ikomi ole nke meganu?
echelon i salute
nnenneigbo i greet
fesse,GC,nwando,ken,otele,diri gawa gud day to all
faky hmmmmmn i na agbawa m brain kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:08pm On Jan 03, 2008
toshmann:

umuigbo hapu new year cheesy
enwere akuko m ga ako . . . . . [size=28pt]koho. . . koho. . . koho[/size]. . . . . . .ewo, ukwara n'akwa m. . .
[size=28pt]koho . . . kuhu. . . . koho[/size]. . . . chi m ooo, kedu onye nyere ukwara nke a

chei, onye ka m susuru onu n'ekeresimesi a . . . . .
[size=28pt]koho. . . kuhu[/size]. . . .faketan i nakwaya e .
[size=24pt]e.[/size] .[size=26pt] e. [/size] .[size=28pt] .e. . .etihiem[/size] . . . . chei, oyi abiala nke ya

Tosh I dee. I hugonu oyi na-abia cardiff. Asi na o nwere onye iji ka Romeo ugbua, O kara amagbu onwe.

Snow nwekwara ike rute unu echi.

Haha I dee kamkpe

Ify moo, I di ebube di egwu. Ya mere Tosh mu na ya bu enyi ji ebuso m iro. ma mu na ya adika.
Tosh nwere ndidi na ihe kporo oku ga-eju oyi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 10:27pm On Jan 03, 2008
chei, asi na romanus akutala akwa nwa cheesy

roma. . . roma. . . . cheesy roma bekee . . . cheesy cheesy nwanne jisike

ofolanu m o sad mana aga m aku. . . . . .[size=22pt]koho . . . . koho.[/size] . . . aga m akuta nke m n'afo a
ogaghi agafe this summer . . . . cheesy
ada bekee . . . mara . . . [size=22pt]koho. . . . . koho[/size]. . . . mara nnoo mma. . .

bikonu kedu ihe m ga eme ukwara nke a sef . . . .the thin. . . . . [size=22pt]koho koho[/size] . the thing egbuola m

fake, ekelee m gi o. fake igakwa akwusi iga akwuna n'afo a . . . grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 12:43pm On Jan 04, 2008
faketan
biko kowara m ofuma
ibu okokporo ka aka okparago gi?
afuru m na akuko di na nwanyi ana atoka gi.
aka m no n'ele nnu na ofe tupu nburu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 2:02pm On Jan 04, 2008
ohaneze ekele m.
toshmann,buko a kpotakwala faky afa ebe akwula no again.ihe a bu afo ohuru,o weghi ihe jikoro faky na city center again tongue o chuola ya na afo,inu.so i gawa agawa,i lawa alawa a kpotana ya afa.infact riwe ya e nyena faky,ihe o bula si na city center puta,tosh riwe ya naani gi e gosila faky ma o bu nyetu ya. cheesy cheesy cheesy

bunkonu o nwebeghi onye nuru olu nwoke sudan,Darfur?
o nwere onye huru Ikomi?
cecegorz i greet you.happy new year.

i rove onye o bula hia.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 2:06pm On Jan 04, 2008
biko ga lekwanu ma darfur o ka di ndu.
odika agha di na kenya odagidela ya. maka o na kenya ka darfur na esi aga sudan . . . . ebe ahu nila agha juputara nno
kemgbe ekeresimesi dafur gara sudan anubeghi oluya. hehehheeee, i hope udo dikwa

ify, hapu fake, mu na ya adika cheesy
anyi ma ebe anyi na e meet.

fake, emechaa ka anyi meetia ebe ahu anyi na e meeti cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 4:21pm On Jan 04, 2008
oziomatv:

faketan
biko kowara m ofuma
ibu okokporo ka aka okparago gi?
afuru m na akuko di na nwanyi ana atoka gi.
aka m no n'ele nnu na ofe tupu nburu.

ozioma nwanne,

Juokwa Ify moooo. A na-eji anya amanu oka chara acha. Nke m aburo ihe taaa.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 4:43pm On Jan 04, 2008
o gi na alu ya?
unu ndewo kwa
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:52pm On Jan 04, 2008
ssssssssssssssssssssssssssssssh a sikwana na o bu m gwara gi buko
errrrrrrrr a hurum nwanyi romeo,umu igbo o kwanu onye india.  cry cry cry cry cry
chai romanus,no more akpu,ofe egusi,ofe owerri,ngwongwo,isi ewu,ukwu anu for you.
hmmmm checki kwa ofuma,ewwwwwwwwwwwwwwwwu o ka o si mme?
ooooooooooooo poor boi.the tears just can't stop cry cry cry cry cry  cry

papa pres a hurum aka oru gi. tongue
hmmmn darfur,o dikwa egwu na ekpo oku.
faky hmmmmmn,ok  kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss kiss
ohaneze ka chi foo nu.  kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 6:53pm On Jan 04, 2008
Biko nu onwere onye huru Ifunanya m ma obu Uzoamaka m?
Ifyalways did you by any chance see them.
Ha bu mmadu abou no na ime ofu onye.
ifyalways:

papa pres a hurum aka oru gi. tongue
ke du kwa nu ebe ihuru aka oru m. Did you go to our farm, i hope you did not touch our mbuba(akwukwo) ofe anyi koro na ime farm.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:01pm On Jan 04, 2008
presido1:


Ifyalways did you by any chance see them.


gini mere o jiri buru m ka i na akpo afa?
bia lekwa anya,afo a no time for i huru nka,i huru nke ozo buko.  tongue
onye o bula jidesie ihe o bula oji ike,i hapu ya ndi iwe na ewe were ya,na you sabi. lol
ama m na mbu ugogbe e ji ahu uzo but a bum private property buko. cheesy am bum ugogbe faky ji ahu uzo.  kiss

errrrrrrrr for you uzoajoka/ihunaimi juooooo toshman.
o di ya oku oku na afo a i chota nwanyi so o nwere ike o kporola ya.  wink
ony dewe ihe ya careless,onye ozo must dewere ya d thing careful.  cheesy cheesy cheesy cheesy

i huna nwanyi india romanus kpo agaghari na enugu na eme imakwa ndi anyi bu? lol
that is what you should be asking me not about nwa tosh na egoli na elu ya naw. na akwo ya ikwokiri kwo,na ada ya ka o dagbuo. cool
toshiiiiieeeeeeeeeee kpoputa ewu i koro lakpuo buko,pres a gala ya eriri na olu. !
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 7:06pm On Jan 04, 2008
ama m na ifunanya na uzoo m anaghi aga ebe ahu toshmann na faky lipsrsealed lipsrsealed na aga so keep tosh away from this one.
Buko nwere m aka chota Ifunanya m ma obu Uzoo m.
Ana m ele film aha ya bu western union.
kedu ka e siri gba xmas na new yr?
I hope na umu ikom eleghi gi anya na ukwu grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:14pm On Jan 04, 2008
presido1:

ama m na ifunanya na uzoo m anaghi aga ebe ahu toshmann na faky lipsrsealed lipsrsealed na aga so keep tosh away from this one.
Buko nwere m aka chota Ifunanya m ma obu Uzoo m.
Ana m ele film aha ya bu western union.
kedu ka e siri gba xmas na new yr?
I hope na umu ikom eleghi gi anya na ukwu grin grin
ok oooh .
a gam emekwa ka o na ahughim afa faky i dere hia.infact o buru na amusiri gi ike,you for no cancell am, so ma agba gi nkita sha.
hmmmmm western union ?m ga likekwa i lee the film. i choro i sendiri uzoamaka gi ego?western what?  shocked shocked b/w me and you that afa alone na eme wonders.  cheesy cheesy cheesy  no ogologo akuko,just do it and the rest na akuko ifo.  cheesy cheesy cheesy cheesy

ngwanu goodluki na your search.nke anyi akola anyi dookwa.
ura na tu m and azum neediri mgbati  wink
anyi ga ahu later.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 7:18pm On Jan 04, 2008
ok ooh ngwa nu gudnite. mana ifu kwa ifunanya m gwa ya na anu m acho ya buko.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:23pm On Jan 04, 2008
presido1:

ok ooh ngwa nu gudnite. mana ifu kwa ifunanya m gwa ya na anu m acho ya buko.
buko kwa leave me hand.
ujo ana atu gi ikwa tosh ya kpoye gi ihe gi?
i na agwa m ga luchitere gi ogu,a bum power mike?  cheesy cheesy
a gwala m gi ebe ewu i ganyere eriri na olu no,the rest is left for you.

mana tosssssh o dighikwa nma  sad sad sad sad sad
ihe nwanne gi  cry cry cry
hmmmn ngwa buko hapu ya,onye nwe ya achowala ya.

pres ebezila inu,uzoajoka/ihunaimi na abia.

romanusssssssssssssssssss  hapu nwanyi india ari nga agwo esi na d thing riputa.  tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 8:58pm On Jan 04, 2008
ndi iro embarassed
ndi iro from every angle embarassed embarassed

this new yr embarassed embarassed embarassed
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:38pm On Jan 04, 2008
ke ndi bu ndi iro gi now? tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 9:42pm On Jan 04, 2008
o gi na ify embarassed
unu n'akpo m onye nturi mmadu angry
o nweghi kwa onye m ji. anokwara m onwe m, n'eche uwa m, ihe mu na 2008 ga ahu. unu ana ebo m oshi mmadu sad
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:51pm On Jan 04, 2008
obu kwa ify si na obu gi ji ifunanya m and Uzoamaka m. Ga kwa guo i he odere.
nwata ajo akwa adighi ama mgbe aku ya i he.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:12pm On Jan 04, 2008
Haha Tosh iji ujo ata abacha? Kwuo eziokwu, Ejila ihere elo ukwara.

Onweghi ihe presido ga-ame. Onye ube ruru oracha ma o burukwa ukpabi. Okwukaria iwere otu akwuna kwuo ya ugwo.

Toshi Snow enyeghi efe side a. orukwara side unu?

(1) (2) (3) ... (424) (425) (426) (427) (428) (429) (430) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 45
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.