Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,043 members, 7,818,102 topics. Date: Sunday, 05 May 2024 at 07:59 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (451) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (470433 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (448) (449) (450) (451) (452) (453) (454) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:03pm On Feb 26, 2008
kee kwanu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:08pm On Feb 26, 2008
Echebobo a dim nma.
mu na umu ejima m.i ga abiakwa leem nwa? cheesy
otu bu Romeo,nke ozo bu Juilet.
aha igbo ha bu ifeanyi na ifeoma.
aha NL ba ifyalways na faketan.
aha baptism ha bu Rosy na Tony.

oya, chose nke i ga akpo ha. cheesy grin tongue
hehe.oke nriju afo bu oria. cheesy
Dede am fine. kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:13pm On Feb 26, 2008
i choose Ifeanyi na Ifeoma, reminds me of Chude na Ngozi

kee ka ndi cote d voire mere. i makwa asu frenchi? je parle francais un peu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:20pm On Feb 26, 2008
Ok.ify na ify   grin
ndi mba a no nma jare.mmiri na oku 24/7.uzo ha bu paw paw.ihe eji eme ndu enjoy juru everywhere.infact ewezuga Fake,a lagaghizi m ozo  cheesy
oui,oui je parle  francais. on dit quoi toi ?  kiss
heheeee echetakwa m mgbe m biara ohuru.
tout suite---too sweet !
d'accord-----dakor
merci beaucoup---merci bu ukwu
frenh di uto mana ibo bu egwu eji kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:29pm On Feb 26, 2008
oku 24/7? oo ife okwesiri ibu. ebe m no ugbua i choo inwe oku 24/7 i mara na i ga-enwe petrol 24/7.

Maintenant, je suis etudiant a l'ecole de francaise a port harcourt.

Igbo bu egwu eji for real
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:39pm On Feb 26, 2008
Asikwana na mu ajua, kedu ife Ifeoma na-eme na Ivory Coast?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:39pm On Feb 26, 2008
c'est bon .
franciase c'est pas difficile.
bon chance !

egwuregwu lakwa azu,mba di nma.onu ulo o bula nwere metre oku na mmiri nke ya.ihe i usetere ka i ga akwu na ugwo.even one room apartments ! .oku street light na aru oru,ndi mmadu na erubere ya isi too.nri di.

still naija bu egwu eji.ala igbooooooooooooooo di uto,infact ala igbo bu sugar !  kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:41pm On Feb 26, 2008
onye ajuju a naghi efu uzo dede ,ozokwa ,ajughi aju mere onu,e kwughi ekwu mekwa onu while anughi anu meziri nti  cheesy ifeoma na aga akwukwo na abidjan.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 5:47pm On Feb 26, 2008
O di mma. Ana m eche otu ahu. Anyi onwe onwe anyi guru akwukwo ole anyi nwere ike igu n'ala anyi a. kee kwanu ihe i na-agu, economics?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:59pm On Feb 26, 2008
Eco gini ? cheesy
naani economics m mara bu otu m si a manage toshie na otu m si enjoy fake kiss
then,otu esi eji ogiri eme azu,jiri uli ede/ji mere anu . cheesy
a nam agu infimier wink kiss
akwukwo na aso uso
o na afia aru na muta
onye nwere ntasi obi
o ga akpita kwuli kwuli amuta akwukwo cheesy

i miss my nta akara. cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 6:07pm On Feb 26, 2008
Kwuli kwuli o kwa ya? grin lol

reminds me of the song.

kwuli kwuli, kwuli kwuli
kwuli kwuli na-eme ka mmadu nyuo aro isi
grin

yeah i miss ntakara too. st pauls nursery sch, awka. i could recall my first day at school. i cried a lot and would not allow my mum to leave. they gave me her hand bag and told me she was going to ease herself. they later took the back cunningly. i cried the hell that first day.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:17pm On Feb 26, 2008
Ibiakwa !
o nwere nwoke nwere degree na ahuru hia. tongue
its a pity na o noghi around now.mana just incase you bump into him ebe obula,nwanna narakwa ya oso,aha ha bu OTELE.ihe o na anyu na ahuru ,2 e keghi ya.  cheesy

igwa gi eziokwu,ntakara dayz were almost the best dayz.nke m bu na osha.heheee  cheesy a dighi m sure na d lo akwukwo ka na eme exist sef.times table,states na capital,ntori nto,itu swell na ikpo oga.  cheesy grin
ukwu nkwu juru eju***
    ukwu nkwu juru eju***
      anu elu bia obere taa
      anu ala bia obere taa
   olute ka mbe biara ibe
ijiji kee ya okpo na isi
ikpororo ikpororo
  mbe dara dara dara
  tijie nwa mgbada isi
nwa mgbada tiri tiri tiri
  tiga na ulo ikpe
ndi ocha no na ya
chaiii echefuola m ya  cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 6:28pm On Feb 26, 2008
lol. o nweghi onye m bu n'obi wee guo egwu a m guru. kee ka i si mara na nwa amadi ahu na-eme that thing ka enwere e-ahuru?  grin

Well, nke umu nwanyi bu ikpo oga na itu sweel. Nke anyi bu igba boolu na igba mgba. Even in sec. sch., i still wrestled though I wasn't Okonkwo or Amalinze  grin

BTW na ntakara enwere m enyi nwanyi ihe na-adiri anyi abuo mma. O rue ka anyi bara primary school, ihere ekweghizi m eye di girl onu.  grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 6:45pm On Feb 26, 2008
good old dayz.imakwa na mmadu akala  grin
ekele diri chukwu na m jidetara nwa fake na toshie na oge oooooooooooooooh  cheesy grin tongue
onicha brought up na adinu sharp  wink


na primary skull then it was oga,swell ma o bu nri aja.iru ulo n aja,mumi na dadi too.
anyway then,o nwere ndi na abia na skull anyi mgbe ahu,abia e mere anyi show.mmadu dika kiliwee nwachuwku  kiss onye makwanu ebe ndi nke ahu no now.ha a ka dikwa ndu sef?
mgbe mmadu na eri elele iko na agidi cheiii okpukpu agidi. . . .  cheesy
mgbado ume na okpa.
God dey.o ga adi nma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by echelon(m): 7:01pm On Feb 26, 2008
Yeah, I recall those years with nostalgia. Such innocence and simplicity as opposed to now. But then, we must grow up!
A nuru m na amisisiri Kiliwii Nwachukwu ufodu akwara n'aru ka o wee kwusi ikpa ike!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:14pm On Feb 26, 2008
. . . shocked shocked shocked misiri ya akwara na ahu kwa ? grin
too bad. cry cry cry
i was planning to send him to ndi irom eg Pres lol ka o nyere m aka gba ya nti. cheesy

igbo bu igbo aka m di na elu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:11pm On Feb 26, 2008
ifyalways:

i was planning to send him to ndi irom eg Pres lol ka o nyere m aka gba ya nti. cheesy
Kiliwee adighi ike oshiri, aka mu kpata amisia m ya the remaining akwara no ya na ahu. juru kwa somebody otu m si akpa ike even at early fortis(40s).
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:17pm On Feb 26, 2008
Papa pres gudevening.
so i siri ike,eeeehkwa?nsogbu anoghi.
le make nnenne anyi niile?
gwa ya na adim ime ejima,nwoke na nwanyi. cheesy
one for fake,one for toshie.

udo a dikwa? kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 2:11pm On Feb 27, 2008
ifyalways:


ke maka nnenne anyi niile?
gwa ya na adim ime ejima,nwoke na nwanyi. cheesy
one for fake,one for toshie[/
.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:24pm On Feb 27, 2008
Fake am disappointed na ihe idere tongue tongue tongue
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 12:01am On Feb 28, 2008
where are the single Igbo brothers?
Tosh,fake,Ikomi and presido.o nwere a sista choga unu.

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-116104.0.html
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:06am On Feb 28, 2008
BabyO cheesy

nne i ga abikwara m wedding grin
o ga emekwa this year o cool
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by toshmann(m): 12:19am On Feb 28, 2008
ifyalways:

one for fake,one for toshie.
ify, oburukwa egwuregwu kwusikwa ya angry
kedu nke bu gi na fake kwasia n'abali nwa aburu nke m angry
nkita rachaa nsi, eze eree ewu angry

agwara m gi na fake ga ebutere gi 9months one day, ikweghi ege nti. leenu ya now.
muwa bu toshmann nwa mama, na eji condom all the time. soo gaa meetie fake ka oburu ibu aru ya. akpokwala m aha ozo. biko, aluola m nwanyi. jukwaa BabyO a.k.a nwando
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 4:28pm On Feb 28, 2008
igbo bu igbo ekele m
cry cry cry cry cry cry cry :' cry cry cry cry cry cry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 10:26pm On Feb 28, 2008
Guys
You can listen to Coal city Fm and all the network news
at
http://www.radionigeriaonline.com/ns_enugu.html#

I de go home steady now.

Ify M smiley kiss kiss kiss kiss kiss
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:58pm On Feb 28, 2008
nwando:

where are the single Igbo brothers?
Tosh,fake,Ikomi and presido.o nwere a sista choga unu.

Nwando pleaaaasssssseeeee if its a joke stop it, Ikomi is not single, am three in one. Me, Myself and I. Sorry did I leave Ikomi out. am that too. Ikomi.

So if u say unmarried 3-in-1, then I might answer.  angry

But to say am single is veeeerrrrrrryy wrong. Biko.  angry

Inupa, single, aham owu singlet?  angry

If I don't say it out now before the cock crows u will promote me to bachelor.  angry

Infact Nwando ta-ta-ta-ta-ta-taaaaa-take time.  angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 10:30am On Feb 29, 2008
ohaneze guuuuuuuuuuuuudmorn kiss

nwando:

where are the single Igbo brothers?
Tosh,fake,Ikomi and presido.o nwere a sista choga unu.

https://www.nairaland.com/nigeria/topic-116104.0.html
. . .o gbakwara m hariiiiiiiiiii.olekwanu ihe aha fake m na eme ebe ahu
bukooooooooo kwanu fake is not available,o noghi na ahia again dookwanu.
maybe tosh undecided a dim sure na papa pres,aka jisi ya ike ,Uncle Ikomi,well . . . undecided
mana Fakeeeee,MBA biko.o nweghi ihe jikoro fake with singles cool hes seriously double kiss

biko o nwere onye huru Darfur?o nwere ozi di nkpa for him .
Rommmmmmmmmmmmmmmy,ole otu i mere?i miss you nwanne
Oziomatv/3viso heheheeeeeeee,nsogbu anoghi.
Otele,ole etu iri?
GC babieeeeeeeeeeeeeeeeeee,ya gazie kiss
nnenne anyi niile,papa pres e jide colonize. . . . . . .i hope na idi nma?ka nka dada kiss
Echebobo,Youngies na Kashiff,aka m di na elu heeeehe nwobodo style cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 3:55pm On Feb 29, 2008
nne kedu?
ihukwa ikomi na i nye mmadu warning. LMAO!!! nna, ga nojuo odu. cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:38am On Mar 01, 2008
ghettochyk:

nne kedu?
ihukwa ikomi na i nye mmadu warning. LMAO!!! nna, ga nojuo odu. cheesy

smiley wink cheesy grin angry sad shocked cool tongue embarassed lipsrsealed undecided kiss cry

Nka wu mixed emotion or mixed emoticons.

Ghottochyk ina acho mu uka. cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 12:18pm On Mar 01, 2008
faketan:

Guys
You can listen to Coal city Fm and all the network news
at
http://www.radionigeriaonline.com/ns_enugu.html#

I de go home steady now.

Ify M smiley kiss kiss kiss kiss kiss


Faky thank you very much cheesy cheesy

Ify kedu kwanu kiss kiss

umuigbo ekene m unu nile
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by oziomatv(m): 12:23pm On Mar 01, 2008
Igbo mma mma nu

ifyalways:

Oziomatv/3viso heheheeeeeeee,nsogbu anoghi.
Ify ke nke ina e konye m with 3viso? mu na ya oyiri?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by NaJaHaJe(f): 12:49pm On Mar 01, 2008
hhhhhhhmmmmmmmmm

(1) (2) (3) ... (448) (449) (450) (451) (452) (453) (454) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 38
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.