Welcome, Guest: Register On Nairaland / LOGIN! / Trending / Recent / New
Stats: 3,153,036 members, 7,818,059 topics. Date: Sunday, 05 May 2024 at 06:17 AM

Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady - Culture (454) - Nairaland

Nairaland Forum / Nairaland / General / Culture / Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady (470418 Views)

Why Are You Proud To Be Nigerian? / Igbo Kwenu! Kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/lady / Igbo Kwenu! kwezuo Nu! Join Us If You're Proud To Be An Igbo Guy/Lady (2) (3) (4)

(1) (2) (3) ... (451) (452) (453) (454) (455) (456) (457) ... (579) (Reply) (Go Down)

Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by vkt3344(m): 11:53pm On Mar 06, 2008
What's the meaning of igbo kwenu?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 12:29am On Mar 07, 2008
Chei,
Igbo ekele m unu oo!! Ahu o di unu ike? Chineke gozie unu n'ile, nye unu ogologo ndu na obi uto n'ihi na unu na-eme ndi nke anyi repriisenti.
Abiara m ebea ohuru, hu na unu na-eme ogbako. So, asi m ka m bia mee onwe m introduce. Abu m onye Igbo. Ndi ezi n'ulo m si Abia state. Biko, unu gbaghara m. Ide central Igbo adighi nfe. O na-eme m somehow maka abu m onye Ngwa. Okwu Ngwa bu ihe m ma nke oma, so, ana m agbali ide central. Anyway, Udo diri unu n'ile. Unu jide nke unu ji.

Ndeewo.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 3:11am On Mar 07, 2008
I logged on just to say dat: obi oma pkara m igwu ihe i (chinenyeN) dere ngaa. It was so easy and clear to read! lol!! Jisie ike!! damn dat made sooo happy to read. lololol! and Welcome to ebe ndi igbo anyi n'agbako.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 4:01am On Mar 07, 2008
GhettoChyk, I meela na ihe I kwuru. Obi di m uto maka na abiara m ebea. Ekele diri Chineke na ihe n'ile O na-eme. O bu ya nyere m ike ide ihe m dere ngaa. Again, I meela. Ka Chineke nye gi ihe o bula I na-acho. M ga na-elekwa threadia anya ka m nwee ike itinye okwu na mgbe na mgbe. Chukwu nonyere gi site ugboa rue mgbe ebighebi.

Well,  Ura na-atu m nga m no. So alabawala m. Besides, aga m agakwa ulo akwukwo echi. Unu agbaliala. Biko, unu jisiekwa nu ike.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:59pm On Mar 07, 2008
chinenyeN ndeewo nwanyi oma kiss kiss kiss kiss welcome to ala ndi igbo na NL.ebe anyi na akpa ihe o bula anyi chetara n'igbo maka ndi igbo. cheesy
@Gc hehehehhehe i huru gi sef cheesy anyway,o di nma.ole otu i mere? kiss

umu igbo uhuru chi oma nu and happy weekend all kiss
time to geretu sunny bobo,osadebe na oriental brothers
ihe oma a gaghi aso anyi nso kiss


https://www.youtube.com/watch?v=mS5nbRJhOyw&feature=related
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 9:54pm On Mar 07, 2008
ifyalways:

chinenyeN ndeewo nwanyi oma kiss kiss kiss kiss welcome to ala ndi igbo na Nairaland.ebe anyi na akpa ihe o bula anyi chetara n'igbo maka ndi igbo. cheesy

Ifyalways, thank you, mana o'u nwoko ka m bu. I kporo m nwanyi oma maka aha m bu "ChinenyeN"?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 12:13am On Mar 08, 2008
ghettochyk:

I logged on just to say that: obi oma pkara m igwu ihe i (chinenyeN) dere ngaa. It was so easy and clear to read! lol!! Jisie ike!! damn that made sooo happy to read. lololol! and Welcome to ebe ndi igbo anyi n'agbako.


https://www.youtube.com/watch?v=ls7ila3srzI


https://www.youtube.com/watch?v=Lh9j0-Ey3kw
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by faketan(m): 9:19pm On Mar 08, 2008
Chinenye,

Igbo gi di mma. Igbo gi bu ezigbo igbo izugbe. Di ka GC si kwuo, O di uto ma na ogugu ma na nghota.

Ndeewoooooooooooooooooooo

O ndiichi
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 2:05am On Mar 09, 2008
a tribute to a worthy Igbo legend.
You'll never be forgotten.


https://www.youtube.com/watch?v=QiZozFgBoVw&feature=related
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by darfur(m): 3:26am On Mar 09, 2008
ebelebe igba cool

bikonu, anuru m na ndi uwe ojii akpochielanu toshman nwa mama ozo. nke ugbu a mere na liverpool. bikonu onye bi ebe merseyside ya garuo her majesty's prison gaa lee ma nwa mama odikwa ndu cool

anuru m na this time o bu ihe gbasara otu egwu bolu liverpool kpochiri nwa mama. amaghi m detail. juonu presido
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Nobody: 4:34am On Mar 09, 2008
darfur:

ebelebe igba cool

bikonu, anuru m na ndi uwe ojii akpochielanu toshman nwa mama ozo. nke ugbu a mere na liverpool. bikonu onye bi ebe merseyside ya garuo her majesty's prison gaa lee ma nwa mama odikwa ndu cool

anuru m na this time o bu ihe gbasara otu egwu bolu liverpool kpochiri nwa mama. amaghi m detail. juonu presido

For where.
stay there and be doing bo bo.
Toshmann is in love and is getting married.
your turn!
https://www.nairaland.com/nigeria/topic-117453.0.html#msg2029498
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 8:58am On Mar 09, 2008
darfur:

ebelebe igba cool

bikonu, anuru m na ndi uwe ojii akpochielanu toshman nwa mama ozo. nke ugbu a mere na liverpool. bikonu onye bi ebe merseyside ya garuo her majesty's prison gaa lee ma nwa mama odikwa ndu cool

anuru m na this time o bu ihe gbasara otu egwu bolu liverpool kpochiri nwa mama. amaghi m detail. juonu presido
Chei darfur Tosh si kwa m agwa kwala onye obula mana ime go ya open now. Too bad, poor tosh behind the bar for fusbal holiganism. Anyway its on news paper yesterday(www.thesun.co.uk/tosh/liverpoolfc/holigans=17088?hmprison#top). grin grin grin.

Aga m aga ilete ya na monday.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 5:33pm On Mar 09, 2008
faketan:

Chinenye,

Igbo gi di mma. Igbo gi bu ezigbo igbo izugbe. Di ka GC si kwuo, O di uto ma na ogugu ma na nghota.

Ndeewoooooooooooooooooooo

O ndiichi

Igbo Kwenu! Ndi Igbo Kwenu!! Igbo Kwezuonu ooo!! Ke ka unu di? Ahu o di unu?

Faketan, i meela. Igbo gi dikwa uto. Ma, i ma na ihe m si bia rejista (register) na Nairaland bu naani maka threadia? Ihe merenu bu na o nweghi onye m nwere ike ikpa nkata with. O gwula my parents na otu mmadu ozo. Umunne m anaghi asu asusu igbo. O'u naani m. On top of that, nne m na nna m na-eme ihe gbasara ulo akwukwo mgbe n'ile maka ha bu ndi nkuzi. So, mu na ha anaghi akpa nkata often. Onye ahu bu otu mmadu ozo bu onye ogwu (nurse) and o na-aru oru na abali. So o na-ehi ura site na ututu rue na ehihie tupu o gaa ruo oru. So adi m lonley most of the time. O gwula ihe m si bia rejista na Nairaland.

Ndeewonu oo! Igbo ga-adi ndu!
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 9:02pm On Mar 09, 2008
ChinenyeN:

Igbo Kwenu! Ndi Igbo Kwenu!! Igbo Kwezuonu ooo!! Ke ka unu di? Ahu o di unu?

Faketan, i meela. Igbo gi dikwa uto. Ma, i ma na ihe m si bia rejista (register) na Nairaland bu naani maka threadia? Ihe merenu bu na o nweghi onye m nwere ike ikpa nkata with. O gwula my parents na otu mmadu ozo. Umunne m anaghi asu asusu igbo. O'u naani m. On top of that, nne m na nna m na-eme ihe gbasara ulo akwukwo mgbe n'ile maka ha bu ndi nkuzi. So, mu na ha anaghi akpa nkata often. Onye ahu bu otu mmadu ozo bu onye ogwu (nurse) and o na-aru oru na abali. So o na-ehi ura site na ututu rue na ehihie tupu o gaa ruo oru. So adi m lonley most of the time. O gwula ihe m si bia rejista na Nairaland.

Ndeewonu oo! Igbo ga-adi ndu!


Eeeeyyyaaaaaaaa.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 10:35pm On Mar 09, 2008
ChinenyeN:

Igbo Kwenu! Ndi Igbo Kwenu!! Igbo Kwezuonu ooo!! Ke ka unu di? Ahu o di unu?

Faketan, i meela. Igbo gi dikwa uto. Ma, i ma na ihe m si bia rejista (register) na Nairaland bu naani maka threadia? Ihe merenu bu na o nweghi onye m nwere ike ikpa nkata with. O gwula my parents na otu mmadu ozo. Umunne m anaghi asu asusu igbo. O'u naani m. On top of that, nne m na nna m na-eme ihe gbasara ulo akwukwo mgbe n'ile maka ha bu ndi nkuzi. So, mu na ha anaghi akpa nkata often. Onye ahu bu otu mmadu ozo bu onye ogwu (nurse) and o na-aru oru na abali. So o na-ehi ura site na ututu rue na ehihie tupu o gaa ruo oru. So adi m lonley most of the time. O gwula ihe m si bia rejista na Nairaland.

Ndeewonu oo! Igbo ga-adi ndu!

Nwanne ji sie ike, iga na agba mbo ka ina akuziri umu nne gi igbo maka oji ari nkpa. Ndewoo nwoke oma.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by otele(m): 4:03pm On Mar 10, 2008
umuotele kwenu . . yaaaaa grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 6:21pm On Mar 10, 2008
@ChinenyeN
nna, n'ede ede! di ting a tobuola m. lololol!!!

ify, kedu kwanu? long time no see. ekele m everybody else nokwa ebe a.
@IKOMI
onye ara!! o gini ka i meaniri by "eeyaaa"?? o si gi mere ya ebere? lol!!
and gini ka egwu i tinyere ebe a kwesiri i meani? especially the second one?
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 7:29pm On Mar 10, 2008
ghettochyk:

@IKOMI
onye ara!!

Blessed are those that are abused and persecuted.

ghettochyk:

@IKOMI
o gini ka i meaniri by "eeyaaa"?? o si gi mere ya ebere? lol!!

Blessed are the merciful: for they shall have mercy shown on them.

ghettochyk:

@IKOMI
and gini ka egwu i tinyere ebe a kwesiri i meani? especially the second one?

Finally Blessed are those who seek knowledge, for they shall have it in abundance. Only If they ask properly. undecided
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 4:15am On Mar 11, 2008
lmao!! like i said: onye ara eeeeehhh!! i wuola pasto? dis one i quotigere m okwu akwukuo nso.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:26am On Mar 11, 2008
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 5:59pm On Mar 11, 2008
ChinenyeN:

Ifyalways, thank you, mana o'u nwoko ka m bu. I kporo m nwanyi oma maka aha m bu "ChinenyeN"?
lol
e chefuru m na Chineye bu uni-name.ndeewo all d same.

GC a dim nma.gi kwanu? kiss
igbo ekele m
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ghettochyk(f): 6:39pm On Mar 11, 2008
Ify, am good. gi kwanu?

Iko mmiri, a ga m agwa ndi youtube ha kusi gi from i bia site ha. i kariala.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 10:46pm On Mar 11, 2008
Seems like there is a trend brewing here.

Adim kwam m'maaooo, gi kwanu?

Pres iiii'di kwa m'ma? angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:03pm On Mar 11, 2008
Ikomi adim mma ngi kwanu lol
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:27pm On Mar 11, 2008
Boy adi kwam mu m'maaaooooo gi kwanu?

Now lets find out ma Fake odi kwa nma

Fake iiiii'di nma? angry
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 11:28pm On Mar 11, 2008
even tosh!!!
Tosh idi kwa mma?

waiting
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by Ikomi(m): 11:32pm On Mar 11, 2008
Good

Even Nwando

Nwando iiiii'di kwa nma?  angry

God am out of here see u soon man. cheesy
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ChinenyeN(m): 11:36pm On Mar 11, 2008
ghettochyk:

@ChinenyeN
nna, n'ede ede! di ting a tobuola m. lololol!!!

Hehe,  Well,  Imeela. N'ezie, o bu nne m kuziri m otu m ga-esi guo okwu Igbo. O tebeghi anya ke mgbe m muru otu ga-esi dee ya. Actually,  Come to think of it,  Nne m kuziri m Igbo alphabet and o nyere m aka dee some words. After that, I took it from there.

ifyalways:

lol
e chefuru m na Chineye bu uni-name.ndeewo all d same.


Yeah. Nsogbu adighi.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 7:18pm On Mar 12, 2008
lol.
Pres na Ikomi grin o nweghikwa ihe meganu.onye o bula ri nma.Fake di nma kiss

pres o nwere ebe m huru aha yitere aha gi na udi di iche.lol o nwere onye i nara enyi ya nwanyi? iwe na ewe di aha cheesy check and see.
https://www.nairaland.com/nigeria/topic-117095.0.html#bot
o kporo onwe ya presidonsi. cheesy

a nuru m na tata bu birthday Otele. grin
otee baby happy birthday to you kiss
more years to your years and may you continue to make gud use of your
Otele Omaaaaaaaaaaaaaaaaaa kiss kiss kiss

Chinenye,ndeewo.ya gaziere gi
GC a dim nma ada oma.
igbo bu igbo mma mma nu
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by ifyalways(f): 8:23pm On Mar 13, 2008
Igbo mma mma nu.
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by presido1: 9:20pm On Mar 13, 2008
oooooooooooooohhhhh grin grin grin
Re: Igbo Kwenu ! Kwenu Kwezo Nu ! Join Us If You Proud To Be An Igbo Guy/lady by romeo(m): 9:53pm On Mar 13, 2008
I dey greet una ohh cheesy cheesy cheesy

(1) (2) (3) ... (451) (452) (453) (454) (455) (456) (457) ... (579) (Reply)

Nairaland Official Igbo, Hausa and Yoruba Dictionary / Lists Of Yoruba Names And Their English Meaning. / ..

(Go Up)

Sections: politics (1) business autos (1) jobs (1) career education (1) romance computers phones travel sports fashion health
religion celebs tv-movies music-radio literature webmasters programming techmarket

Links: (1) (2) (3) (4) (5) (6) (7) (8) (9) (10)

Nairaland - Copyright © 2005 - 2024 Oluwaseun Osewa. All rights reserved. See How To Advertise. 43
Disclaimer: Every Nairaland member is solely responsible for anything that he/she posts or uploads on Nairaland.