AgabaI23's Posts
Nairaland Forum › AgabaI23's Profile › AgabaI23's Posts
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 223 224 225 226 227 228 229 230 231 (of 528 pages)
ATMC: i saw no mailNsogbu adighi. A ga m ezitekwa ya ozo. |
Sent You a pm. You will see the content on the email you registered on nl |
freecocoa: Seriously? I wasted my mb on this?Freecocoatically |
Mine has resolved! I was able to access my account after 3 days |
toshmann: O set-iala, ATMC itola.Onye ojoo. ichere n'onye obula wu gi. This is purely business, no pleasure. Tosh, Maria choro inye gi afor anu ![]() |
ATMC: ok...amakwa m ife aga- akpo ife nke a seriously.I sent you a pm. do what I said. Don't reply to my email. I can't access it. |
Me too. Using glo |
nybol: had same issue on my mobile but seems to be okay now, btw are u on glo network ? Cos im on glo tooIm on glo network. Having the same issue since like 3 days now. |
ATMC: oka anorokwa o...Oka no ya? ndo! |
fetok: May God bless the doctors in da house!pls i am 8month pregnant,and positive to hepatitis b surface antigen.I was told all i ve to do is to give the baby hepatitis B immunoglobulin followed by vaccine to prevent transverse transmission.About N115k if you are in the east. The pharmacy normal flies it in from Lagos on order. It will be cheaper if you are Lagos. |
ATMC: Agaba123mATM Chic m. I na-emezikwa m the more you look the less you see. Kedukwanu maka how far? I don miss you taya. Onu gi kwanu? |
Tosh, ahugo m ya. Kuruzia nkwa gaba. Mana, ikwesighikwa itufu okpu nnabuenyi gi makana otego Maria ji gafuo lotazie na-asuru anyi omoibo. |
chidyhels: That Ngige comment get k.Leg. Just tell us that GEJ is working and stop making it same like its your personal project.Are You afraid of paying your bills? Get prepaid meter. No yawa. Na wetin u consume na him u go pay. But I be think we want power? Abi u want am free? |
I live in one of those areas mentioned. Before the PHCN strike, I was on every other day power schedule. Then I had power on two consecutive dayz. The explanation was that PHCN was on strike and the switch was on our side. This was abt two weeks ago. Summary, I havent used my Gen for over a week. I have had at least 4 days uninterrupted supply which I can say for sure because I have been asking my cousin for update each time I return from work since I noticed the trend. It is true. |
toshmann: Maria nke mu oChei lekwanu ebe nwamkpi na-agwa ebule ya kwusi i chu nwanyi? Ihe emebigo. Tosh munwa repentia? Nsogbu anoghi, ginwa ga - arepontikwa o bughi soso Irepent. ![]() REPONTING IS A HIGHER LEVEL OF REPENTING MEANT FOR KAJAD SINNERS |
[quote author=Maria-Goretti]Ndi beanyi...omo igbo nile, ekenem unu o![/quote]ka o mokwa gi there. ![]() |
adabeke12: You guyz r bad lmao.Nne adikwa innocent ooo. Jukwaa Tosh ![]() |
toshmann: kemgbe ndi ocha jiri tigbua trayvon martin, ajula m umunwanyi ndi ocha. m na achuzi ndi ojii now . . . .Then we blame the accident on alcohol....nothing mega ![]() Carry go! |
toshmann: Faketan ihula gi eh kwa, Onye ojooChei Tosh nwanne m oo. O buru ogwu O ma re. O lekwa nke bu I bia biri with u? O chere na I bu free housing authority? Ara gbachikwa ya anya dia. O Di somehow mana, nwamama go be nwamama everly. Kusara nwababy beke aku oyibo nsugbe. Dibia agbala afa, nke a Wu ya. |
![]() |
toshmann: imaghi na adabekee wu nwanne m nwayi . . . .O bu uzo ahu ka ichoro isi banye? Ngwanu, gaa n'iru. ![]() |
toshmann: ewooTosh lekwa ihe asiri m gwa gi. Uzo adigokwanu opendential ![]() adabeke12: anam eme ofuma. I bu onye owerri? gwa dede toch na m ne kelekwara ya.Nne O my greatest, greater and great grand father si Owerre. I hula na Tosh anula. Ozi eziri anwuru oku erugonu eluigwe ![]() |
toshmann: Umuafrika ga elegharinu Anya. Nke a wu my fundamental human rightEji anya eme nleretu.I leretu ihe, inwere ike meretu |
First date things. Onye aghugho nwuo, onye aghugho elie. O makwa na i bu crown prince of Umumkpi? Ara gbachikwa ya anya there. Tosh gaa legharia anya. Nwa tatuu ahu ga-adi availabletoshmann: Nsogbu adighi, I wu Onye nke m |
ILIDEFI: How come more dan half of d contestants are Igbos? Dat goes to show d natural beauty divinely endowed on Igbo ladies.Akuko! On the contrary, I think they are not serious with their studies. They all want quick dosh. |
toshmann: nwanne ichoro ikele adablack, gi keee ya, akpola m aha . . but mgbe blackpikin biara, dikwa ready iza ajuju onwe giMbanu Tosh, I choro I gbaripu m? O nweghikwa ihe m nu no obi zie ozi I ziri m oo. Okwa gi si m juo ya how far ka oghara iji maka reputation gi ju. O tua ka isi atu Black pikin ujo? O tu mma ka o pa egbe? ![]() Mu na ATM chikinto m no here. Nothing mega! ![]() ATM chic m, nne how far? Bia daa m obi inu. mmmhuuu! |
adabeke12: chaii you guyz are so funny.Ada, olee etu imere. Tosh si m kelee gi oo |
29/60, Igbo girls no get jobs. Na so so contest for beauty. Itiboribo girls |
toshmann: Fake a wu m anwu-anwu. Nothing megaAmanu m How far. Anu a na-agba egbe o na-akwa iko one of umumkpi clan |
ATMC: @agaba its seen on d mouth right? I saw d blisters on d tongue. Meanwhile the pain's subsiding daily unlike before. Ever since i began using bonjela...goodmorning.Ok, thats great. Ndo oo |
[quote author=Hour_Glass]Did you do this on the treadmill or on a track? That was awesome, I wish to do this when I grow up.[/quote]Track. |
3 km run in 13 mins (1.5km in 5.5 mins) 400 bike crunches 215 seated oblique twist with medball 100 push ups 2 mins plank |
1 2 3 4 5 6 7 8 ... 223 224 225 226 227 228 229 230 231 (of 528 pages)






